Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,175,245 members, 7,894,102 topics. Date: Thursday, 18 July 2024 at 10:55 PM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (495) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (479322 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (492) (493) (494) (495) (496) (497) (498) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 1:38pm On Jul 23, 2008
ibobabe:

im pretty sure na ify bu your second user name,lol
ezigbo mmadu my foot

rapusia ife ndi anwa
amam ife mna ekwu

kee maka umu nwunye gi?fa agbasigo oso?

nne ify aburo my second name.
Adighi m e me udi ihe ahu. Just believe that. Ify bu nwanyi.
agaro m emenwu ya.
Enwero kwa m nwunye obula ya fozi ndi gbara oso agumma.

Anooro m onwe m. ya buru maka ife fa kwuru,bia were aka gi choputa.
ma ya buru eziokwu. . .bia gwa ohaneze.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 1:40pm On Jul 23, 2008
okija okija okija, nna harrassmentia adila 2much

Mara amara na nkita na-agbo uja anaghi ata alu. They are still looking for okija priests and priestessess; berra be careful  tongue
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ibobabe(f): 1:49pm On Jul 23, 2008
echelon
this one your singing okija,ope your talkin to agaba ooo
obulu noo munwa ka ina agwa angry angry


@ agaba
mna enezi anya ka anyi choputazie grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Uche2nna(m): 1:53pm On Jul 23, 2008
@ Agaba

From Mathematics to Pharmacology.

From Pharmacology to Anatomy>

Ubgu a bu zi Musik!!!!!!

Nwanna Fake, I di too much grin grin grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 1:54pm On Jul 23, 2008
echelon:

okija okija okija, nna harrassmentia adila 2much

Mara amara na nkita na-agbo uja anaghi ata alu. They are still looking for okija priests and priestessess; berra be careful  tongue
ma ya buru na itinyeghi ya aka na onu
ibobabe:

echelon
this one your singing okija,ope your talkin to agaba ooo
obulu noo munwa ka ina agwa angry angry


@ agaba
mna enezi anya ka anyi choputazie grin


Nne lezie anya ofuma. Inugo  wink wink

Uche2nna:

@ Agaba

From Mathematics to Pharmacology.

From Pharmacology to Anatomy>

Ubgu a bu zi Musik!!!!!!

Nwanna Fake, I di too much grin grin grin grin

Uchman owee putazi gini? anya ahu nwanyi 1 of nairaland. grin grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ibobabe(f): 1:56pm On Jul 23, 2008
Uche2nna:

@ Agaba

From Mathematics to Pharmacology.

From Pharmacology to Anatomy>

Ubgu a bu zi Musik!!!!!!

Nwanna Fake, I di too much grin grin grin grin

looool
i'v never seen anyone as versatile as this dude,

agaba
wink no wahala

looool@ anya afu nwanyi 1 of nairaland
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 2:03pm On Jul 23, 2008
ibobabe:

wats d meaning of agaba?
Lee kwa anya ka m gwa gi agaba123 meaniri faketan go back to page 400 then gi ewere aka gi doo onwe gi odu.
Obu ya daddy na adu gi odu.

Agaba bu chlamydia, gonocacus etc ana acho acho na rondon ka akpo gara ya ndi dokinta ya kpa foo since one month.
now oputara ya changie aha na aza agaba123, hapu afufu onu ya were changie ihu ojoo ya ahu.

Onwe kwere ofu nwa agboo na acho ya, aha bu felicia but ihe ejiri mara ya na piccadilly bu felimbobo, juru kwa toshmann na darfur.
Ha ato wu gang na etororise umu nwanyi na south east rondon grin grin grin

Just gaa na page 400 were anya gi gbaara onwe gi xmas na july.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 2:05pm On Jul 23, 2008
ibobabe:

looool
i'v never seen anyone as versatile as this dude,

agaba
wink no wahala

looool@ anya afu nwanyi 1 of nairaland
Njakiri go back, ihe niile m kwuru bu eziokwu. I bia nso I ga-aghota. Asiri m gi addia m, ka m kowatara gi. O wu onye no mmadu nso na-anu isi onu ya. . .lol

Okwa ihe O bu. . . .no 1 ka de guy bu.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 2:09pm On Jul 23, 2008
Agaba means huge, wealthy and strong.

Aha otutu ka O bu.

mmadu nwere ike isi gi na I bu agaba, means na idi too much ma o bu na i di egwu

Presido onwero ife meganu. Kowa ihe bu agaba. . lol
A ga m akowatara Ibobabe anya ufu niile a na obi ojoo unu niile ji eso m.

Mana o ga abu mgbe O nwere efe. wink wink wink
Nne kwere na eziokwu
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ibobabe(f): 2:16pm On Jul 23, 2008
@ presido
Chukwu gozie gi!!!
ibu ezigbo mmadu(daddy wise,lol)
fake/agaba di egwu  shocked shocked
babes no east london nokwa na nsogbu
mga akpachapu anya na okalii mu rinne
grandpapa na affairs umu nwanyi ka obu. grin

fake
ifea aburo ife asili
page 400 bu eziokwu
ginwa ji aka gi dee ya
style gi e change tu go mana ibu agu!!
i bow  grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Uche2nna(m): 2:18pm On Jul 23, 2008
ibobabe:



looool@ anya afu nwanyi 1 of nairaland

agaba123:

Okwa ihe O bu. . . .no 1 ka de guy bu.


  angry angry  

I think U are mistaking me for Agaba aka Fake and Romeo. Ndi a nwere track record na NL  grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ibobabe(f): 2:24pm On Jul 23, 2008
unu ncha bu ofu
anya afu , wink grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 2:27pm On Jul 23, 2008
ibobabe:

fake
ifea aburo ife asili
page 400 bu eziokwu
ginwa ji aka gi dee ya
style gi e change tu go mana ibu agu!!
i bow  grin grin

Nne chere m agwa gi. Juogodi Presidom ihe bu iwe ya? Mu na ya zoro ihe, ma anara ya ihe ahu. See the kind of effort she put in looking for the particular page she refered you to. Nne ihugonu. I si na style m change go anyway. . . na o nu i ka osi. Mara amra na m bu nwoke. nwanyi adighi acho nwanyi ibe ya. Iga-ahunu ebe a na-echi ozo we hapu ya jewe ebe a na-aru agwu?

Ikariri udi ife afu. I di m n'obi. . ./ ihe osoro ha ha kwuoooo. Agaghi m ekwu too muchrue mgbe ibiara nso.

ibobabe:

unu ncha bu ofu
anya afu , wink grin
nne idi egwu. ,. O di ka Ima wink  cheesy wink I bu ebe ano

O ihe m ji ekwu maka gi .
A na m ekwu maka naani m, onye obuna a nacho ihe O ga asi n m kwuru. . I nyopugo ha ime . . up you
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 2:35pm On Jul 23, 2008
ibobabe:

unu ncha bu ofu
anya afu , wink grin
Ama m na ezoghi m ha.

Agabafaketan123 aha gi a kpu oku na onu, anuru mna felimbobo di ume onwa ato,
agaba kwoo eziokwu obu gi nwe d nwa ka obu tosh, ama m na obughi darfur maka ihe darfur na eme nkiri from key hole grin grin

Anyway ebe nwa siri loo uwa ya hiri.  tongue tongue tongue tongue

Ibobabe, di kwa kiaful maka ndi anatomy, hapu kwa were gi mere practical. Ji kene ya aha text book anatomy, the only book oma di related wu morden biology first edition.  undecided undecided undecided
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ibobabe(f): 2:42pm On Jul 23, 2008
presido
so ginwa kam na egezi nti
adugom onwem odu maka achorom ka awuom acid
imana umu nwanyi di ime di temperamental  grin

agaba/fake

nna mehn,mna akupu oso tupu felibombo akupum eze  grin
agaba!!!!!!!!!!!!!!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Uche2nna(m): 2:45pm On Jul 23, 2008
The story of Felimbobo is legendary na threadia grin

Darfur, Fake na Tosh bu di primary actors.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 2:45pm On Jul 23, 2008
Aga m e nye my Gray's anatomy ka owerechaa. 20th edition.

Ijezie tie isi na okwute
felibombo bu Tosh nwee ya. Okwa onye ogbongidi Tosh na-achu eri oge.

Ka m gwa gi eziokwu. jee juo ify. Okwa aha ya ka ihuru na page 400. were ire gi guo eze gi onu.

A mara m na ima nke bu eziokwu. Anya ufu ha kariri

Dafur esoghi, esoghi m, Tosh nani nwe felibombo. . . .

Ekwekwala ka Presido duhie gi. . .
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 2:48pm On Jul 23, 2008
ibobabe:

presido
so ginwa kam na egezi nti
adugom onwem odu maka achorom ka awuom acid
imana umu nwanyi di ime di temperamental  grin

agaba/fake

nna mehn,mna akupu oso tupu felibombo akupum eze  grin
agaba!!!!!!!!!!!!!!

ebe o soro gi gbaga, a ga m achukwute gi. . . karikwa ma I choro iwere m mere cadava. . . angry angry angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 2:52pm On Jul 23, 2008
ibobabe:

presido
so ginwa kam na egezi nti

adugom onwem odu maka achorom ka awuom acid
imana umu nwanyi di ime di temperamental  grin

agaba/fake
nna mehn,mna akupu oso tupu felibombo akupum eze  grin
agaba!!!!!!!!!!!!!!
Ezigbo nwa ka ibu, eme cha ka anyi kpaa but b4 den were nka  kiss kiss kiss kiss
Oge ibia onwere ihe m nga enye gi to protect urself from acid mbobo. Ya wuoo gi acid oburu pure water grin grin grin grin

Uche2nna:


The story of Felimbobo is legendary na threadia grin

Darfur, Fake na Tosh bu di primary actors.
Nwoke m oge obula i'dere fake tinye ya stroke dee agaba123 by the side.
Mkpa mkpa nwa akiri a na akpa na south east london neediri ile ba anya na house of Lords. maka okari go house of parliament.
Amaghi m ma oji odaeshi, choo la elu choo ya ala anaghi ejide ya.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ibobabe(f): 3:02pm On Jul 23, 2008
presido
emmm,i ope na peck anwa bukwa nke papa na nwa cheesy
mga abia maka ogwa acid anwa
daalu

Uche2nna:


The story of Felimbobo is legendary na threadia grin

Darfur, Fake na Tosh bu di primary actors.
daalu for d confirmation

agaba/fake
feel free to soghalia mu
d mo d merrier grin
oozi mmadu niine nwee anya ufu n'ebe ino?
ziteelum cadavre anwa ossio grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 3:12pm On Jul 23, 2008
ibobabe:

presido
emmm,i ope na peck anwa bukwa nke papa na nwa cheesy
mga abia maka ogwa acid anwa
daalu
daalu for d confirmation

agaba/fake
feel free to soghalia mu
d mo d merrier grin
oozi mmadu niine nwee anya ufu n'ebe ino?
ziteelum cadavre anwa ossio grin



I ga-enweta ya bu cadavafor sure
So na ighotara na umunwoke na-eme anya ufu ma gi na ha zoo ihe o buru gi nwa meriri haka m ziko gi ihe romeo kwuru ka iwee ghota ebe ha ncha si abia. . .
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 3:14pm On Jul 23, 2008
romeo:

mmadu na agaba a na ajo nwanyi? cheesy cheesy
kedu ihe nkea putara ? lee ebe anya ufu a niile bidoro cheesy cheesy wink wink
O ganweriri ihe mere ede jiri bee nweee. Inye m ohere,  m tiwara gi aku oyibo nsugbe
grin grin grin there is a concerted effort to blackmail mee . . moi. . chei. . uwa wu paw paw
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 3:32pm On Jul 23, 2008
otele efebatala ozo ooooo
otele mgbeke eee cheesy

n'efeghari up and down . . . efebatala m ogbako umunna. . . . .

ehhm, faketan. . agaba419 . . . ahurum felimbombo na bus 279 na middlesex this morning. o na aju m ebe ibi, m gwa ya na i mere facial surgery changia aha gi, changiakwa passport na identity. . . si ya na i gbapula from UK, soo ya chefuo gi . .

faketangaba419 emechaa m nye gi bill for ihe m rur gi this morning. so you have no wahala now with felimbombo. emechigo that problem for good. o foziri ndi uwe ojii metropolitan police. ha jide gi nke ahu gbasaziri gi grin

ibobabe m oooo cheesy
otele n'ekele gi o cool

ihe ibu n'obi na adi aru m mma wink


otele efepukwalanu o, ka m choo okwu somewhere else grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 3:40pm On Jul 23, 2008
otele ka nnenne nwetakwa gi
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 3:50pm On Jul 23, 2008
otele:

ehhm, faketan. . agaba419 . . . ahurum felimbombo na bus 279 na middlesex this morning. o na aju m ebe ibi, m gwa ya na i mere facial surgery changia aha gi, changiakwa passport na identity. . . si ya na i gbapula from UK, soo ya chefuo gi . .

faketangaba419 emechaa m nye gi bill for ihe m rur gi this morning. so you have no wahala now with felimbombo. emechigo that problem for good. o foziri ndi uwe ojii metropolitan police. ha jide gi nke ahu gbasaziri gi grin
Otele obu na imaghi na papa felimbobo na aga na nke ndi india na eme karishina, felimbobo ga eso mpa ya ga dia now ga gbaa afa.
faketanagaba419 iko gi ejula, before ify nyere gi hide out now iha puru ya na echess ibobaby m ochu pula nu gi. obe ka igba agaje now?

Agara m leicester tata suru local newspaper, to my suprise ihu fake/agaba123 no na front page, ha makiri ya X with red. Ma ajust mee ka amaghi m onye owu.

fake lawa nu nigeria buko, ima na ha jide gi nga gi ga erukwa afa asaa with hard labour(onye gbuwe achara onye gbuwe onye akpola ibe ya onye ikolu) grin grin grin

Ibobabe i'mara ihe e'reply kwala agaba/fake ozo maka oji kwa reply and follow you are warned.

agaba123:

otele ka nnenne nwetakwa gi
Nnenne omere gi gini now?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ibobabe(f): 3:55pm On Jul 23, 2008
looool
otele adim mma oo
ooo ife dim n'obi di aru gi mma??
bianu kam makpoo gi anya
onye aluluani angry angry

presido
that thin anaro a work,imakwa nam bu half okija

fake
no need to gbaala fa na anwu
eziokwu ga aputa
mmadu niine na enyem examples agwa ina akpa 
ochuu nwanyi angry grin
felimbombo  kiss agaba
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 4:00pm On Jul 23, 2008
ibobabe:

looool
otele adim mma oo
daalu

presido
that thin anaro a work,imakwa nam bu half okija

fake
no need to gbaala fa na anwu
eziokwu ga aputa
mmadu niine na enyem examples agwa ina akpa 
ochuu nwanyi angry grin
felimbombo kiss agaba

Aka m di ocha oooo bia were aka gi choputa. . .I promise you will strike a different tune
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Uche2nna(m): 4:02pm On Jul 23, 2008
ibobabe:



presido
that thin anaro a work,imakwa nam bu half okija



Igba!!!!!! Nke ahu adighi amakpu obi!!! Alusi Okija has been sold to a musuem in France
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ibobabe(f): 4:07pm On Jul 23, 2008
agaba
anya kam na enezi gi
lookin forward to wen feli will come bak ere
na u go sing different tune grin grin

uche2nna
bein in france makes it closer to me then
i no fit fly ther do my runs?? angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 4:11pm On Jul 23, 2008
ibobabe:

presido
that thin anaro a work,imakwa nam bu half okija
]Kedu ihe isi na anaghi a'wok? Obu reply and follow?
Agaba123/fake di kwa too much ooh.
Obu kwa onye na amaghi mmadu na akpo ya nwa nneya.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 4:12pm On Jul 23, 2008
presido1:

]Kedu ihe isi na anaghi a'wok? Obu reply and follow?
Agaba123/fake di kwa too much ooh.
Obu kwa onye na amaghi mmadu na akpo ya nwa nneya.

I take that as a compliment
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Mortiple(m): 4:14pm On Jul 23, 2008
Uche2nna:

Igba!!!!!! Nke ahu adighi amakpu obi!!! Alusi Okija has been sold to a musuem in France



Nwokem, isi na Alusi Okija mere gini?
Rapu Ogwugwu Akpu aka. Fa nu ife a ikwuru, fa ga eme gi invite to appear before the ALUSI APIRI API within 7 days or , grin

Igbo si na: onye kpaa nku ahihia, ngwere abiaraya uri.

Uche2nna, deme deme.

(1) (2) (3) ... (492) (493) (494) (495) (496) (497) (498) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 66
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.