Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,175,269 members, 7,894,160 topics. Date: Friday, 19 July 2024 at 01:49 AM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (498) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (479341 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (495) (496) (497) (498) (499) (500) (501) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 9:19pm On Jul 23, 2008
rampant:

so ebea ka ifyalways pad na presido ne gwu love okwa ya angry
no be only pad pampass follow, jenny are u carried?
Join the chorus if you are an entity.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ibobabe(f): 10:53pm On Jul 23, 2008
onye ka ina enye nni 9 months? angry angry
ekwekwana kam gwa gi okwu romeo

presido
inwaa anwaa meghalia ife ikwuu maka agaba
nke gi agaaa sad

agaba
rapusia ndia na a pretend
anyi ma na inwee umu 4,nuo felimbombo
mana anyi ka fuu gi n'anya wink

ChinenyeN
amam enuff fine chicks so mgbe idi ready,holla
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Queenisha: 11:03pm On Jul 23, 2008
Chineke forbid bad thing.
Oh jenny bu zi Rampant?
This boy nwe this place di iberibe
o di ka obu onye gay
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by rampant(f): 12:18am On Jul 24, 2008
Queenisha:

Chineke forbid bad thing.
Oh jenny bu zi Rampant?
This boy nwe this place di iberibe
o di ka obu onye gay


rapu anumanu kporo onwen ya admin,obele nwan ko bu,everyday nsi kan ba'yen nl oburu ban,osi na nmadu na ga offtopic,mana osisi jiri nwanyo ga tu na dating section iga fu otu mukina na ndi otu ya si aga offtopic na "iice can i meet u thread" amaro mu ma anumanu ona fukwa ya,anumpam
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 4:15am On Jul 24, 2008
ibobabe:

ChinenyeN
amam enough fine chicks so mgbe idi ready,holla

Eziokwu? Umu nwanyi ndi Igbo mara mma? Ha di afo ole?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 4:50am On Jul 24, 2008
@ibobabe

nkea wu from cowboy otele cool


https://www.youtube.com/watch?v=QgRq6-ug91Q


gbuom ma anwuo kiss

ibobabe a gam ebere gi akwa o. cry
ilughi m a gam ebere gi akwa o cry

okwa . . . cry . . okwa . . cry agwala m gi now . . cry ichoghi i ge nti cry cry a gam ebere gi akwa o

g'isoro agaba cigar na cocaine tawasichara isi(nke felimbombo taforo)

a ga m ebere gi akwa o cry cry cry heheeeeee
luo m o tupu m bido bewe akwa o. . . adibela ihe ihuru.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Uche2nna(m): 4:53am On Jul 24, 2008
E don happen!!!!!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ibobabe(f): 5:16am On Jul 24, 2008
otele,i totally loved d song kiss
but emm o mean rokwa na mga eso gi,lol
mgbe i ga na ebe akwa biko see onwe gi foto ka anyi fu ka imi na onu di gi wink
unu egbugo agaba ebea,isi na obu ife felimbombo tafooo,kai!!hahahahahahahaha
egwu abiala gi,i hav my head screwed on rite,
lotekwa na adugom ndumodu maka unu niine grin

umm ur profile pic di really informative, wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 8:53am On Jul 24, 2008
ibobabe:

onye ka ina enye nni 9 months? angry angry
ekwekwana kam gwa gi okwu romeo

presido
inwaa anwaa meghalia ife ikwuu maka agaba
nke gi agaaa sad

agaba
rapusia ndia na a pretend
[b]anyi ma na inwee umu 4,nuo felimbombo
mana anyi ka fuu gi n'anya wink[/b]ChinenyeN
amam enough fine chicks so mgbe idi ready,holla



Efi na-enweghi odudu bu chi ya na-achiri ya ijiji . . .
O burugodi maka nke a ojugo m afo. . . ma na ama m na I ga-ekwu nke ka mma ma onwere etu esiri wee mee O buru na ihe nile ha na-ekwu aburo eziokwu. O kachasi ka O si metuta Mbobo. . .
Nne i di uto. . . daalu ezigbo nwa wink cheesy wink smiley
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ibobabe(f): 12:25pm On Jul 24, 2008
agaba
imana d akuko bucha eziokwu mana onwero ife omee wink
confession ka na echezi
ona aka mma ma mmeadu mee ife,okwupute ka obi luo ya ani
ginwa ka m na echezi, grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 12:33pm On Jul 24, 2008
ibobabe:

agaba
imana d akuko bucha eziokwu mana onwero ife omee wink
confession ka na echezi
ona aka mma ma mmeadu mee ife,okwupute ka obi luo ya ani
ginwa ka m na echezi, grin grin

Nne maka felibombo, enwerokwa m any confession. . . .  sad sad sad any other confession ichozikwara nke I na-amatabeghi, I juo m. A ga m aza. smiley smiley smiley

How acada? O na-abakwa n'uburu? too much to read sha. . .ndi ozo emego ya. O gaghi eru na nke gi O to.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ibobabe(f): 1:10pm On Jul 24, 2008
acadas gr8
takin a break tomo, goin to anoda city for like 5 days
b4 isi agbaa mu popcorn sad sad

kee kwanu maka ur own end smiley
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 1:32pm On Jul 24, 2008
ibobabe:

acadas great
takin a break tomo, goin to another city for like 5 days
before isi agbaa mu popcorn sad sad

kee kwanu maka your own end smiley

My experiment na-agba isi akwarama na O bu mu na ya. . Adi m fine all the same

O dikwa mma ka i je zuo ike. . . oburugodu abali abuo na beach . .
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ibobabe(f): 1:52pm On Jul 24, 2008
mna ano maybe 5 days
no internet or calls,yaaay!!!
freedom,

biko isi gi mee explode, zite ubulu gi to me for experiment cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 2:06pm On Jul 24, 2008
ibobabe:

mna ano maybe 5 days
no internet or calls,yaaay!!!
freedom,

biko isi gi mee explode, zite ubulu gi to me for experiment cheesy cheesy

hahahaha . . . my pleasure ma o buru na o ga-eme gi obi oma. . ma a mara m na I gaghi acho ka Oko koo m wink wink wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 2:08pm On Jul 24, 2008
rampant:

so ebea ka ifyalways pad na presido ne gwu love okwa ya angry
jennnnnny,ole ihe i ka eji eche udika ihea?lol
Pres bukwa my nnam ochie,lol tested and trusted + confirmed
Jenny i di karid sef?  tongue
@Pres my great grand mother for you to disvirgin jare.
anwulism continues  cheesy cheesy cheesy mana i huru crotchetm?a maghim otu di tin siri ga ije na abali  angry angry angry owu gi ka obu Romy? angry angry angry unu wetaram crotchetm  angry angry angry
@sheniqua,owuzi gi na Jenny + Moernike jisi flag.isi zakwa ewu Gambia ahu na ndi moduranshi ya nile  cheesy onu hapukwa Muky,ije ya na onye nwe isi ala dikwa lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed o si ya ree NL sef o ga ere ya sharp sharp.ihunanya + ihunanimi in action cheesy
@Moonshege ,nna anyi ukwu egwu ahu i posturu,a ghotaram ihe o na ekwu.a gam agwakwanu gi very soon  cheesy
I na C  o na agakwa?its becoming for real now !  kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss
@all otu rove  cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by rampant(f): 2:20pm On Jul 24, 2008
ifyalways:

jennnnnny,ole ihe i ka eji eche udika ihea?lol
Pres bukwa my nnam ochie,lol tested and trusted + confirmed
Jenny i di karid sef?  tongue
@Pres my great grand mother for you to disvirgin jare.
anwulism continues  cheesy cheesy cheesy mana i huru crotchetm?a maghim otu di tin siri ga ije na abali  angry angry angry owu gi ka obu Romy? angry angry angry unu wetaram crotchetm  angry angry angry
@sheniqua,owuzi gi na Jenny + Moernike jisi flag.isi zakwa ewu Gambia ahu na ndi moduranshi ya nile  cheesy
@Moonshege ,nna anyi ukwu egwu ahu i posturu,a ghotaram ihe o na ekwu.a gam agwakwanu gi very soon  cheesy
I na C  o na agakwa?its becoming for real now !  kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss
@all otu rove  cheesy

grin grin grin ify eweka onu ojo cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 2:20pm On Jul 24, 2008
that was a painful memory ma o buru na egwu ahu kwutere ya ofuma. . .umunwoke di bad. . .ndo. . .kedu ka mmadu ga-esi hu odika gi mee udi omume ahu? na wa
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 2:24pm On Jul 24, 2008
rampant:

grin grin grin ify eweka onu ojo cheesy
lol
shebi na u send me message?i choro i hapum na uzo now? cheesy
Mana odika o nani na romance na religion section ka ara di ban na acha ya.e kele diri Jah na a naghim agakabe that side.nnem chiri m warning cheesy
jenny kedu maka ndi ulo gi?a nurum na i na alike waistcoast?i nwere otu to dash me?.juo pres ma o bu darfur ma size grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:26pm On Jul 24, 2008
[size=20pt]breaking news[/size]

faketan tests positive to hiv

source: nairaland newsreporter

umunna, bikonu ngwa ka anyi mee ka umunne. omeela ozo. bikonu ndi ma ka esi ekpe ekpere over to you. o wu zi ihe miracle ga agwota. faketan ujo atula gi, anyi no ya. we shall do whatever it takes. igaghi anwu. fake i ga adi  . . .hoha.

khm . . khm . . khm . . .

@ibobabe

abiala m,

o bu m bu toshmann nwa mama
anu ana agba egbe. .  o na acho condom.
agbusi gbara otele 1
eju n'efe n'elu1
akirika . . gbara igurube1

eziokwu aluola m nwanyi. yes. aluru m nwanyi ohuru. asi na ibiara oge m bu eligible bachelor, na aga school na obodo eliza, agaram adaba train gbarute ukraine cheesy nsogbu adighi. jisike.

maka ndi iberibe nilea n'erijubaghi afo, biara ichu nwa ada mara mma . . .

nkea wu for unu grin


https://www.youtube.com/watch?v=Lt6o8NlrbHg    . . . e no go work for una
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 2:30pm On Jul 24, 2008
toshmann:

[size=20pt]breaking news[/size]

faketan tests positive to hiv

source: nairaland newsreporter

umunna, bikonu ngwa ka anyi mee ka umunne. omeela ozo. bikonu ndi ma ka esi ekpe ekpere over to you. o wu zi ihe miracle ga agwota. faketan ujo atula gi, anyi no ya. we shall do whatever it takes. igaghi anwu. fake i ga adi  . . .hoha.

khm . . khm . . khm . . .

@ibobabe

abiala m,

o bu m bu toshmann nwa mama
anu ana agba egbe. .  o na acho condom.
agbusi gbara otele 1
eju n'efe n'elu1
akirika . . gbara igurube1


eziokwu aluola m nwanyi. yes. aluru m nwanyi ohuru. asi na ibiara oge m bu eligible bachelor, na aga school na obodo eliza, agaram adaba train gbarute ukraine cheesy nsogbu adighi. jisike.

maka ndi iberibe nilea n'erijubaghi afo, biara ichu nwa ada mara mma . . .

nkea wu for unu grin


https://www.youtube.com/watch?v=Lt6o8NlrbHg    . . . e no go work for una


Ibobabe kpchara anya maka onye aO bu ezigbo enyi m na agbenyi ihe O na-ekwu. naani ihe na-esere m na ya bu nwanyi. he invented the felibombo story ka o wee nara m nwanyi ma na O wokuro. . . . so eziokwu na-esi ya na onu bu good morning ma abia nihe gbasara nwayi. . .juokwa ify.

Nne biko gbado anya
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ibobabe(f): 2:40pm On Jul 24, 2008
toshman
anu ana agba egbe ona acho condom?? shocked shocked
daalu for d advert
adim alert cheesy


agaba123:

that was a painful memory ma o buru na egwu ahu kwutere ya ofumaumunwoke di badndokedu ka mmadu ga-esi hu odika gi mee udi omume ahu? na wa

egwu afu ekwusiroo but no shakes
im almost 100% alrite,eh fa di bad, o why mmadu ga asape anya ofuma grin grin

mmadu niine no ebea na ekwu ofu ife, grin grin
ibukwa legend wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 2:48pm On Jul 24, 2008
ibobabe:


egwu afu ekwusiroo but no shakes
im almost 100% alrite,eh fa di bad, o why mmadu ga asape anya ofuma grin grin

mmadu niine no ebea na ekwu ofu ife, grin grin
ibukwa legend wink


Chei! na wa . . nke anwa agasigo

https://www.youtube.com/watch?v=YoRUdar7XOo
Gbachi fa nkiti
adi m sure na ha a naghi ekwu eziokwu. .  smiley wink cheesy. . . .
Abu m nke ezigbo
Pick up the pieces

https://www.youtube.com/watch?v=i_0awq32xIo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ibobabe(f): 2:57pm On Jul 24, 2008
fake,
mga akujikwa gi ukwu
rapu egum aka
ona eweputa d okija in me oo angry angry

gi na ndi otu gi ma ife fa na ako,
anya afu , 1, grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 2:59pm On Jul 24, 2008
ibobabe:

fake,
mga akujikwa gi ukwu
rapu egum aka
ona eweputa d okija in me oo angry angry

gi na ndi otu gi ma ife fa na ako,
anya afu , 1, grin grin
biko nnu akujikwala. . . . i maro na I nwere ike ime monk o chuwa nwanyi . . . anya afu gini?

O ga-abu ihu nowke na-achu onye dika gi, itawa ya uta . . .ma y aburukawa na m na-achu gi smiley wink cheesy grin


Lesson: I choo i mee kpom kpom kpom, tinye gap after each kpom, ma O buro etu ahu, ogho rikom. . .
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ibobabe(f): 3:01pm On Jul 24, 2008
fake,
asikwa na inwee hiv shocked

ichefugo page 400 wink wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:10pm On Jul 24, 2008
ibobabe:

fake,
mga akujikwa gi ukwu

nne bia kujie m ukwu cheesy . . . oooops lipsrsealed aluola m nwanyi o

nne bia tee mentholito n'ukwu wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 3:10pm On Jul 24, 2008
Nke a nwa O na-enyekwa nsogbu

Okwa I bu medical doctor to be?  3 minutes test adigo I check ma O bu eziokwu ma O bu asi.

O gaghi egbu gi oge i choputa I nu . . . Omalicha smiley wink cheesy

Page 400 . . . O nwere onye aka ya di ocha? Ya bia kwuo . . . . grin grin
Ma ya wuru maka HIV, I ga-achoputanwu . . .ahinze chukwu maka ELIZA test
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ibobabe(f): 3:21pm On Jul 24, 2008
tosh
idi terrible
e mean m ukwu(leg) not ukwu (hip)
ichoo kam tee gi menthol n'ukwu rite?
ndi mmadu na agwam na akam sii ike ka osisi,
mtesia gi menthol eh,iga eji akwa kuupula oso angry angry

agaba
inwee ma inweroo onwero ife omee
asii anyi emena unu ostracize
mana iga eziteelum result test eliza na pm grin grin
ibu a sweetheart u know . .
daalu for the kpom kpom tips
okwa otua ka isi e take d nu chicks thru d ropes wink wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ibobabe(f): 3:33pm On Jul 24, 2008
fake,
egwu ginwa di sooo sad sad
e follow m d link,i ope its jus d song not the written words oo
cos obulu nke edee ede,its such a terrible thing. . . cry cry
eiyaaa,ndo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 3:51pm On Jul 24, 2008
ibobabe:


agaba
[b]inwee ma inweroo onwero ife omee
asii anyi emena unu ostracize
mana iga eziteelum result test eliza na pm grin grin
ibu a sweetheart u know . .[/b]daalu for the kpom kpom tips
okwa otua ka isi e take d nu chicks through d ropes wink wink
O buruokwa etu ahu baby. . . I ma na I di iche

nne daalu maka nke a. kedu abe m ga ziga nyabu private message? A ga m ezite ya osiso

ibobabe:

fake,
egwu ginwa di sooo sad sad
e follow m d link,i ope its jus d song not the written words oo
because obulu nke edee ede,its such a terrible thing. . . cry cry
eiyaaa,ndo
Daalu nke oma . . . a na-eji ihe mere amuta ihe . . . aputara m siwanye ike.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:10pm On Jul 24, 2008
ibobabe:

onye ka ina enye nni 9 months? angry angry
ekwekwana kam gwa gi okwu romeo


Eji amu eyi ashawo egwu? gwa m okwu nne!!

(1) (2) (3) ... (495) (496) (497) (498) (499) (500) (501) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 73
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.