Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,191,308 members, 7,943,734 topics. Date: Sunday, 08 September 2024 at 11:28 PM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (548) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (484688 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (545) (546) (547) (548) (549) (550) (551) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:38pm On Oct 15, 2008
romeo:

Ebe isiri na i na ege nti, maka gini ka i jiri kwuo ihe di "otua"?
ha
Romanus shocked shocked shocked
Otu "a" ozokwa? grin grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ghettochyk(f): 10:50pm On Oct 15, 2008
ify imela! idikwa nma?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:55pm On Oct 15, 2008
Yeah, Ghetto ada,am always nma nma.
shine shine baby cheesy
anyi lewe anya cake na osikapa?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:00pm On Oct 15, 2008
Presido 1/FromUk obi adighim nma na ebe ino
ole ihe na ezuzu gi? cheesy
fiakwa gi,otondo cheesy biko kedu maka nnenne my sista? unu abuo di kpukpurikpu sef angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 11:05pm On Oct 15, 2008
Ndi Igbo ibe m DAALUNU.(Well done)

ghettochyk:

agaba


nna tankyu!!! odika owu sonso gi chetara m taa sef. sad

Asiri m kam cheta gi.
Iga enyekwa m achicha bekee nkem?

Abum ezigbo nwa ala Igbo.
Unu enwela iwe na obu kitaa(Now) kam na abia.
Imakwa nam e bookmark(o gini kam mere bekee) go ibe(page) website a(bekee osokwa).
Ihe Igbo niile na atom uto ka sugar na mmanu anu.


ifyalways:

ha
Romanus  shocked shocked shocked
Otu "a" ozokwa?  grin grin grin

Ichoo isi OTUA ma o bu OTU AHU

Biko unu a na alatakwa ala Igbo anyi.
NDI IGBO DAALUKWANU.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 11:09pm On Oct 15, 2008
ifyalways:

Presido 1/FromUk obi adighim nma na ebe ino
ole ihe na ezuzu gi? cheesy
fiakwa gi,otondo cheesy biko kedu maka nnenne my sista? unu abuo di kpukpurikpu sef angry


Ifyalways
Biko nwayo.
Hu onye agbataobi gi n'anya dika onwe gi.
OTU IHUNANYA (one love)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:11pm On Oct 15, 2008
Elos Agos hmmn undecided
a nam enyo gi enyo and trust moi,na oge na adighi anya a gam agwa oha na eze onye i bu.my nyokometer never fails grin
erhm,Romy hotara ihe m mere mean by "otu a" cheesy cheesy cheesy
Ihe wu aha otu (society/group) of the inner cacus. tongue
ndeewo anyway mana i bukwanu onye ebe ?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:14pm On Oct 15, 2008
walahi,Elos a mecha wuru Pres ma o bu Ozioma eeeh angry angry angry
ezigbo iwe ga ewem,e jim Otele "Otele" were swear cheesy
this triple and double id and metamorphosis for the purpose of deceit and cheating on your NL spouse is not tolerated and not funny.
unu kwanyere onwe unu ugwu cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 11:39pm On Oct 15, 2008
Biko a bughi onye ozo.
Mana kam juo gi.
Odi nma ikpo mmadu chukwu kere eke iyi.

Ahuru na ichoro ima onye m bu.
Aham ma i bebinata ya bu Elos Agos.

Oyokormita gi na enyo m, m na agba o.
Okwa ima asu frenshi nke oma?

Ify dika aha(anyi na asukwa afa) ndi akuku mu.

ABU M EZIGBO ONYE IGBO.

Kadu maka gi.

Signature(bekee) siri

A HURU M GI N'ANYA, HUHA CHIM N'ANYI (olu onye kam suru)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:44pm On Oct 15, 2008
nke ahu gbasara gi ,a chokwaranu m ima sef tongue
aha m bu azu-anu-uka cheesy
lol o di nma o buru na i maghi Pres/FromUk na Oziomatv/Ogamba .Ha abuo bu ndi ike.
anyway,norokwa nke oma,ura na atum ugbua.anyi ga enwe na oge na adighi anya.Ka Chukwu gozie ma chebe gi.
ka chi foo,nwoke oma undecided grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by edygirl(f): 11:48pm On Oct 15, 2008
romeo:

Ebe isiri na i na ege nti, maka gini ka i jiri kwuo ihe di "otua"?
[quote][/quote]
     Ebe isiri na I na-ege nti, ogini kpatara ijiri kwuo ihe di otua? is a better translation, the first one eliminated "then"
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 11:55pm On Oct 15, 2008
Laru juu.
Laru ka nwata amuru ohuru.
Anyu nta aghi ata gi taa. AMEN.
Ka o di ubochi ozo.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 4:12pm On Oct 16, 2008
edygirl:



     Ebe isiri na I na-ege nti, ogini kpatara ijiri kwuo ihe di otua? is a better translation, the first one eliminated "then"


Ebe isiri na i na-ege nti, gini kpatara ijiri kwuo ihe di otua? is a much better translation  cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 1:05am On Oct 17, 2008
Ok. Ndeewo nu. Ihe m si juo bu ka m mara ihe "that" futara na Igbo Izugbe. Ndeewo nu.

Oh and Ghettochyk, happy belated birthday.

Igbo ekelee m unu oo! Udo diri anyi niile.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 7:31am On Oct 17, 2008
ChinenyeN:

Ok. Ndeewo nu. Ihe m si juo bu ka m mara ihe "that" futara na Igbo Izugbe. Ndeewo nu.

Oh and Ghettochyk, happy belated birthday.

Igbo ekelee m unu oo! Udo diri anyi niile.

Futara "putara" bu Igbo Izugbe.

"that" bu ""nke"".

Anyi a natago ekele gi niile.
Udo dikwara gi.
NNOO.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Creamish(f): 9:06am On Oct 17, 2008
just curious. . . wat happens when u cant speak d language? are u still welcome in dis thread? undecided
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 11:01am On Oct 17, 2008
Elos

ahuru m aka oru gi.
odide Igbo gi mara mma. A1
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 12:38pm On Oct 17, 2008
Creamish: I believe so.

Elos Agos:

Futara "putara" bu Igbo Izugbe.

"that" bu ""nke"".

Elos, gbaghara m. Amaghi m Igbo Izugbe nkeoma. Ya emee, odi ihe ufodi m ga-ekwu n'abughi Igbo Izugbe, kama ana m agbalikwa idemma ya edemma.

Maka "that". . . gbaghara m ozo. Ihe m dira acho ide bu "then". Adira m acho ima otu aga esi kwuo "then" na Igbo Izugbe. My mistake.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 2:20pm On Oct 17, 2008
otele agbaala
unu ahula otele
lekwanu otele
otele mara mma i le anya . . . .


olee ejima m? (toshman) grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Mortiple(m): 3:42pm On Oct 17, 2008
otele:

otele agbaala
unu ahula otele
lekwanu otele
otele mara mma i le anya . . . .


olee ejima m? (toshman) grin

OTELE MARA MMA IJI WEE GBUO OPI, KAMA ENWEGHI EBE AGA EJIDE YA AKA. lipsrsealed

NWOKE OBULA NA ANYU MAMIRI JI MACHINE YA NA AKA. grin grin

Igbo kele nu!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:07pm On Oct 17, 2008
hmmmn
Otele na nshi na ahuru bu nwanne cheesy
Igbo hi kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:01pm On Oct 17, 2008
Creamish:

just curious. . . what happens when u can't speak d language? are u still welcome in this thread? undecided

Udo di ma o buru na m ga ete gi ete na aru m undecided "Ude-ish" wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 5:03am On Oct 18, 2008
agaba123:

Elos

ahuru m aka oru gi.
odide Igbo gi mara mma. A1

I na erotalum mgbe(oge) m na agu sekondiri skuul.
Ahuru m IGBO N'ANYA NKE UKUU.



ChinenyeN:


Elos, gbaghara m. Amaghi m Igbo Izugbe nkeoma. Ya emee, odi ihe ufodi m ga-ekwu n'abughi Igbo Izugbe, kama ana m agbalikwa idemma ya edemma.

Maka "that". . . gbaghara m ozo. Ihe m dira acho ide bu "then". Adira m acho ima otu aga esi kwuo "then" na Igbo Izugbe. My mistake.

A gbagharagom gi.(Accepted)
KEDUKWANU.

""THEN/THAT TIME"" putara ""MGBE AHU""
Otu okwu Igbo ga elonwu(obodo m) okwu bekee abuo.

Omumaatu:

I saw you THEN.======== Ahuru m gi MGBE AHU.

Odizi m ka m ano sekondiri grin



Creamish:

just curious. . . what happens when ucan't speak d language? are u still welcome in this thread? undecided

Maka na isuru oyibo, m ga azayachi gi na bekee.(Request Granted)

Creamish, you are welcome.
You can speak Igbo if you learn it.
We have IGBO IZUGBE(Queen's Igbo grin) and many OLUMBAs (Dialects not Igbo Pigins cool)


otele:

otele agbaala
unu ahula otele
lekwanu otele
otele mara mma i le anya . . . .


olee ejima m? (toshman) grin
.


OTELE MAN.
So anya kam ga na ele gi.
NNOO.

[center]
NDI IGBO MMAMANU.
[/center]
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Danke: 4:18pm On Oct 18, 2008
otele long time no see saw grin grin ama'm na iji otele gi ime umu nwanyi ncha,hence d long absence grin

welicome

igbo hallo tongue
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:34pm On Oct 18, 2008
onye bukwa "danke"
igbo ndewo nu kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 2:31am On Oct 19, 2008
Danke

I bu EZIGBO onye Igbo?

ifyalways:

onye bukwa "danke"
igbo ndewo nu kiss

Danke, mkwa zaa ajuju ahu.

Ka anyi na-asu Igbo yere eye ebe a.
BIKO.

NDI IGBO, A HURU M UNU N'ANYA.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 3:58am On Oct 19, 2008
Elos Agos:

Danke

I bu EZIGBO onye Igbo?

Danke, mkwa zaa ajuju ahu.

Ka anyi na-asu Igbo yere eye ebe a.
BIKO.

NDI IGBO, A HURU M UNU N'ANYA.

I DAT CASE, Ka anyi na-asu igbo ghere eghe ebea wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Danke: 2:04pm On Oct 19, 2008
Elos Agos:

Danke

I bu EZIGBO onye Igbo?

NDI IGBO, A HURU M UNU N'ANYA.

yea onye igbo ka'm bu


afa'm bu Danke
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 3:10pm On Oct 19, 2008
danke = jenni
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Danke: 3:32pm On Oct 19, 2008
agaba123:

danke = jenni

excuse me?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 3:37pm On Oct 19, 2008
Danke:

excuse me?
you are quite excused darling
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ikeyman00(m): 4:57pm On Oct 19, 2008
oya oya order ooooooooooooooooooooooooooo order !!

ndi be anyi, chanu nuozo igwe ikeyman00 Aka superman

chei daata atogbo oweya, clearing my throat!!

ndi igbo kwenu!!! ndi igbo kwenu oooo haa

right onye achona okwu, i esim okija shrine eje hmmm

(1) (2) (3) ... (545) (546) (547) (548) (549) (550) (551) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 44
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.