Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,191,296 members, 7,943,678 topics. Date: Sunday, 08 September 2024 at 09:38 PM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (550) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (484686 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (547) (548) (549) (550) (551) (552) (553) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 9:11pm On Oct 19, 2008
presido1:

Kee stati ibi, ahu go m ngi na 805 before. ichoziri ka m kpa agwa ndi mba mmiri ka obu ndi ofe mmanu.


805 indeed. Ebim na nm. ino ca?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 9:13pm On Oct 19, 2008
agaba123:

Kedu ihe I si m mee?

Oweghi ihe m si mee oo. Onato cha ochi that's all. Unu na adobiri oku adobiri
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 9:17pm On Oct 19, 2008
chika98:

Oweghi ihe m si mee oo. Onato cha ochi that's all. Unu na adobiri oku adobiri
Nne or pay as you go. lol

Onweghi onye o ga-esere gi na ya.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 9:20pm On Oct 19, 2008
agaba123:

Nne or pay as you go. lol

Onweghi onye o ga-esere gi na ya.

Well I guess odikwa mma otu ahu sometimes. I like the U.K though. Even though ndi enyim chere na isi adighi m mma for liking it.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 9:25pm On Oct 19, 2008
chika98:

Well I guess odikwa mma otu ahu sometimes. I like the UK though. Even though ndi enyim chere na isi adighi m mma for liking it.
Kedu ihe ha ji si na isi adighi gi mma? maka na ihe nile bu na nkebi na nkebi.

Moto na nkebi
Room na nkebi
Bathroom na nkebi
ihena ([size=4pt]amu[/size]) umunwoke ha nokwa na nkebi
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 9:28pm On Oct 19, 2008
chika98:

805 indeed. Ebim na mn. ino ca?
Onye gwara gi na ebi m na Ca, anoghi m obodo amelika. Ano m closer to home.

agaba123:

Nne or pay as you go. lol
Onweghi onye o ga-esere gi na ya.
Ok nga agwa ndi mmiri ka ha kpochie tap gi. akpiri ga akpo gi nku achi.(throat will call u fire wood morrow)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 9:29pm On Oct 19, 2008
agaba123:

Kedu ihe ha ji si na isi adighi gi mma? maka na ihe nile bu na nkebi na nkebi.

Moto na nkebi
Room na nkebi
Bathroom na nkebi

Something like that. But I kinda like it maka ona eme ndi mmadu adiri healthy.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 9:30pm On Oct 19, 2008
presido1:

Onye gwara gi na ebi m na Ca, anoghi m obodo amelika. Ano m closer to home.


Ibi na naija then huh?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 9:32pm On Oct 19, 2008
chika98:

Ibi na naija then huh?
Ano m na my queens frigate, I'ga alota kwa xmas
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 9:34pm On Oct 19, 2008
presido1:

Onye gwara gi na ebi m na Ca, anoghi m obodo amelika. Ano m closer to home.
Ok nga agwa ndi mmiri ka ha kpochie tap gi. akpiri ga akpo gi nku achi.(throat will call u fire wood)
I chowago onye I ga-achu n'oru.
chika98:

Something like that. But I kind of like it maka ona eme ndi mmadu adiri healthy.

Nke ahu iwepuru O dighi eme ndi mmadu ha adi healthy? Nke ahu na-eme ndi mmadu ha adiri fit
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 9:37pm On Oct 19, 2008
agaba123:

Nke ahu iwepuru O dighi eme ndi mmadu ha adi healthy. Nke ahu na-eme ndi mmadu ha adiri fit

Na you sabi

Presido: Anaghi alota ulo maka abum nwa skul and ejighim ego ugbo elu.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 9:39pm On Oct 19, 2008
chika98:

Na you sabi

Presido: Anaghi alota ulo maka abum nwa skul and ejighim ego ugbo elu.

a ga m agbara gi ugbo ma o buru na presi achoghi igbara gi ugbo. O biri na Igba chloroquin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 9:41pm On Oct 19, 2008
chika98:

Na you sabi
Presido: Anaghi alota ulo maka abum nwa skul and ejighim ego ugbo elu.
Nke ahu awughi nsogbu, i get share for virgin atlantic, eme chaa ka anyi kpaa nke ahu.
sitere m email gi ka m sendiara gi ma credit card info. chere ka agaba lakpoo first. grin grin grin

Agaba odika volume 10 anaghi aruru gi oru na ahu again? nga agwa ndi ozu resturat ka ha tinyere gi volume 25.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 9:46pm On Oct 19, 2008
agaba123:

a ga m agbara gi ugbo ma o buru na presi achoghi igbara gi ugbo. O biri na Igba chloroquin

lol. Ina atocha ochi. Thanks for offering but no thanks.

presido1:

Nke ahu awughi nsogbu, i get share for virgin atlantic, eme chaa ka anyi kpaa nke ahu.
sitere m email gi ka m sendiara gi ma credit card info. chere ka agaba lakpoo first. grin grin grin

Agaba odika volume 10 anaghi aruru gi oru na ahu again? nga agwa ndi ozu resturat ka ha tinyere gi volume 25.

Owu nani share? Owner kwanu? Biko chere kam nurugi nti oo cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 9:51pm On Oct 19, 2008
chika98:

lol. Ina atocha ochi. Thanks for offering but no thanks.
Yes i gwatara yor. Agaba tongue tongue tongue

chika98:

lol. Ina atocha ochi. Thanks for offering but no thanks.

Owu nani share? Owner kwanu? Biko chere kam nurugi nti oo cheesy
forget about owner very soon i'ga na anu presido atlantic.
Ihe i'ga na agbazi then bu half class not first class anymore.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 9:53pm On Oct 19, 2008
presido1:

Yes i gwatara yor. Agaba tongue tongue tongue
forget about owner very soon i'ga na anu presido atlantic.
Ihe i'ga na agbazi then bu half class not first class anymore.
Isi adighi gi mma.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 9:58pm On Oct 19, 2008
chika98:

lol. Ina atocha ochi. Thanks for offering but no thanks.


Hehehehe O mewala shakara.
Anyway ebe O bu na presido buzi Richard Branson Nsogbu gi nile agwula. kwuo date gi lipsrsealed
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 9:59pm On Oct 19, 2008
chika98:

Isi adighi gi mma.
isi di ya mma kama O justuru nuchaa gbana
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 10:01pm On Oct 19, 2008
agaba123:

Hehehehe O mewala shakara.
Anyway ebe O bu na presido buzi Richard Branson Nsogbu gi nile agwula. kwuo date gi lipsrsealed

shakara ndi ebe ole? As if idi serious
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 10:02pm On Oct 19, 2008
chika98:

shakara ndi ebe ole? As if idi serious

Kedu if I ji e measure seriousness?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 10:03pm On Oct 19, 2008
chika98:

Isi adighi gi mma.
Lol isi dim mma. owu agaba bu onye isi na adichighi mma.

agaba123:

Hehehehe O mewala shakara.
Anyway ebe O bu na presido buzi Richard Branson Nsogbu gi nile agwula. kwuo date gi lipsrsealed
iji date ya eme nini, i'choro i'kidnap ya na odu ugbo elu. anuru m na umerenne gi wu niga delta grin grin grin

agaba123:

isi di ya mma kama O justuru nuchaa gbana
okwa gi nyere m ya. nwanne fela
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 10:06pm On Oct 19, 2008
agaba123:

Kedu if I ji e measure seriousness?

iga azuru onye ina amaro ticket? ke ahu anaghi eme ya eme.
presido1:

Lol isi dim mma. owu agaba bu onye isi na adichighi mma.
iji date ya eme nini, i'choro i'kidnap ya na odu ugbo elu. anuru m na umerenne gi wu niga delta grin grin grin
okwa gi nyere m ya. nwanne fela

Ikwo la ihe ma ahu!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 10:07pm On Oct 19, 2008
presido1:

Lol isi dim mma. owu agaba bu onye isi na adichighi mma.
iji date ya eme nini, i'choro i'kidnap ya na odu ugbo elu. anuru m na umerenne gi wu niga delta grin grin grin
okwa gi nyere m ya. nwanne fela
Isi di m ezigbo mma biko.
Ummere nne m wu naija delta nke gi wu bayelsa.

Okwa gi si m jee choro gi gbana ma o bughi ya i kidnapua m. grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 10:09pm On Oct 19, 2008
chika98:

iga azuru onye ina amaro ticket? ke ahu anaghi eme ya eme.

Enwere m ike I mata onye i bu. Mana m choo ime ihe oma, adighi ele anya n'iru

Mgbe m ga-acho imata onye ibu ma o buru na m choro ihe na aka gi di ka ndi na-agba chloroquin.
Adighi m eme etu ahu.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 10:12pm On Oct 19, 2008
Agaba chi eji go nu na rondon gaa lakpoooo.
nne biko agwa kwala aga date obula, anyway private jet ka iga eji abia na xmas.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Danke: 10:13pm On Oct 19, 2008
chika kedu smiley


presdio nno undecided

ify hallo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 10:16pm On Oct 19, 2008
[quote="Elos Agos"]""THEN/THAT TIME"" putara ""MGBE AHU""
Otu okwu Igbo ga elonwu(obodo m) okwu bekee abuo.

Omumaatu:

I saw you THEN.======== Ahuru m gi MGBE AHU.
[/quote]

Ama m na "Mgbe ahu" putara "that" na okwu Igbo. Ihe m dira acho ima bu otu eji-asi "mgbe ahu" na sentence dika. . . "Since you say you are listening then why did you say something like that?" . . . Ama m na obu na "then" ahu bu ebe ndi Ngwa ji-asi "mgba". Achoro m ima ihe o putara na Igbo Izugbe.

Igbo ekelee m unu oo! Olee otu unu di? O ga adiri anyi niile mma. Ndeewo nu.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 10:17pm On Oct 19, 2008
presido1:

Agaba chi eji go nu na rondon gaa lakpoooo.
nne biko agwa kwala aga date obula, anyway private jet ka iga eji abia na xmas.

Private jet!!!!!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 10:18pm On Oct 19, 2008
agaba123:

Enwere m ike I mata gi onye i bu. Mana m choo ime ihe oma, adighi ele anya n'iru

Mgbe m ga-acho imata onye ibu ma o buru na m choro ihe na aka gi di ka ndi na-agba chloroquin.
Adighi m eme etu ahu.

Odikwa mma. Afo ole ka idi?

presido: Onu uto gi di too much.

Danke: Adim mma. . gi kwanu?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 10:18pm On Oct 19, 2008
danke, vielen Dank

agaba123:

Private jet!!!!!
its not too mush for a princess like her now. do u think am a poor man like Roman?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 10:27pm On Oct 19, 2008
chika98:

Odikwa mma. Afo ole ka idi?

Nne Iji afo ole m di eme gini? Ihe onye na-eme si na chi. Aro ole onye di abukenere ihe baara uru
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Danke: 10:27pm On Oct 19, 2008
@presido

bitte schön,seit lange zeit habe ich dich nicht gesehen,warum?alles inordnung? undecided oder sind Sie für Ihre Hochzeit planend? grin grin grin


@chika

i dey my sister,this one wey u reach this crace man zone called igbo kwenu thread ,na wetin happen grin

(1) (2) (3) ... (547) (548) (549) (550) (551) (552) (553) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

Viewing this topic: 1 guest(s)

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 52
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.