Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,179,790 members, 7,909,031 topics. Date: Friday, 02 August 2024 at 04:19 PM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (552) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (481107 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (549) (550) (551) (552) (553) (554) (555) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:51pm On Oct 21, 2008
choro nu m condom, hoha . . ihe osoro unu, kpoo nu m, but biko choronu nwa mama condom b4 onwu emee. unu ahubeghi winter na abianu. congy ga ebutara m akwukwu. kpowa m onye ara, achoghi m ima, but choronum condom tupu mwa mama alaa skin dive grin oyi winter nke afo a nwere ike igbu nwa mama. . . . oyi . . oyi,oyi,oyi ooooooo. . . . .

choronu m condom ooooo . . . sad

olee ebe asi na felimbombo gara sef? . . .
chei . . . . . nwa mama naha anwu ooo . . . . oleenu condom o o o cry cry cry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ghettochyk(f): 5:30pm On Oct 21, 2008
ah ah!! i maghi ebe a n'ere rubba na Ohio? lekwe nu nsogbu!!

and if u need it for winter, o gaghi enyere gi aka. ga choro condom egiri winta glove mee, u know, nke bu down feather grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Danke: 8:14pm On Oct 21, 2008
lekwe nu mu anya biko nu

tosh?o e mara ebea fa ne re condom?condom ni'ne iji ara nwanyi since ,kedi ebe i'ne go ya?

kooo,umu nwanyi ara ra gi rapu gi obere ego in'were?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:13pm On Oct 21, 2008
Igbo hi angry
Ikomi kwusi i gwusam udika egwuregwua angry angry angry i dont find it funni ma ncha. angry
isi aki bekke angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ellyptical: 9:59pm On Oct 21, 2008
Umu Nwoke Na Nwanyi,
Biko nu gaa na ebea tunye onu na okwu gbasalu Biafra obodo anyi

https://www.nairaland.com/nigeria/topic-186168.0.html
Daalu nu.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 12:50am On Oct 22, 2008
toshmann:

choro nu m condom, hoha . . ihe osoro unu, kpoo nu m, but biko choronu nwa mama condom before onwu emee. unu ahubeghi winter na abianu. congy ga ebutara m akwukwu. kpowa m onye ara, achoghi m ima, but choronum condom tupu mwa mama alaa skin dive grin oyi winter nke afo a nwere ike igbu nwa mama. . . . oyi . . oyi,oyi,oyi ooooooo. . . . .

choronu m condom ooooo . . . sad

olee ebe asi na felimbombo gara sef? . . .
chei . . . . . nwa mama naha anwu ooo . . . . oleenu condom o o o cry cry cry


BIKO, ECHEREM NA IBU EZIGBO ONYE IGBO MANA IHE INA EKWU ADIGHI KA IHE EZIGBO ONYE IGBO NA EME.

BIKO, BIKO, BIKO, EJI AHA CHUKWU ANYO GI KA IKWUSI UDI OMUMU AHU.

GAA NA NKE ONYE NA ERE OGHU(drugs) KA I ZUTA IHE AHU I NA ACHO, BIKO.


NDI IGBO, EKWU M NKE OMA?

DAALUNU!!!!!!!!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 3:24pm On Oct 22, 2008
hapunu Tosh ka O too Okorobia. adighi eto okorobia ugboro abuo.

Tosh nkem. Onwere ofu akpati condom mu zigara gi site na aka Fedex. O Okwesiri I rute gi aka ubochi uka.

Tracking number ya bu 007HIV2008AIDS2010KILLS.

Inwee nsogbu I mee ka m mara.

Toshi nke m. Feli no na dayton ugbua.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by doncalos11: 11:38pm On Oct 22, 2008
[b][b]Umunnam, amaghim na forum di like this di na nairaland. Biko gbalimanu na hazi asusu igbo. O na dinkpa!!!!!!!!
Ewere ngwa afia nwere unu were imasi unu. Biko ga nu na link nu na ala!!!!!!!

To be clearto all my brothers and sisters that desire to own either a Swiss accout or Cayman Island account should visit the link below. The long text with a green clour is mine.


Abum Doncalos

https://www.nairaland.com/nigeria/topic-77701.576.html
[/b][/b][color=#006600][/color]
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by doncalos11: 12:04am On Oct 23, 2008
IGBO KWENU!!!! AMAIGHIM NA EWERE FORUM DI OTUA NA NAIRALAND. NDI IGBO BU DI NA EME KE IFE NA

EME. ANAM ETO UNU DIKE. AKAM NU NA ELU. EWEREM AFIA NWERE UNU BU NDI IMASI UNU BU NDI IGBO.

AM FROM IMO STATE, ORU-WEST L.G.A.
TO BE CLEAR. HAVE A PRODUCT, JUST INCASE ANY ONE OF YOU GUYS WANT TO OWN A SWISS BANK

ACCOUNT OR CAYMAN ISLAND BANK ACCOUNT. YOU CAN GO TO THE LINK BELOW AND READ WHAT I HAVE TO

SAY BELOW. MY REPLY TO THE TO TOPIC INTRODUCE YOUR BUSINESS, IS THE LONG ARTICLE WITH GREEN

TYPING.
https://www.nairaland.com/nigeria/topic-77701.576.html


OR YOU CAN CONTACT ME AT MY EMAIL

okeaccounts247@gmail.com

07036237622
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 12:46am On Oct 23, 2008
Onweghidi.
KA ANYI ZUAA AHIA. grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:28am On Oct 23, 2008
Unu abala buying na selling na threadia?
oooooh ,ebelebe igba cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 6:17pm On Oct 23, 2008
Iso na ndi na-ebu ego anyi ebuga switzerland.
Gupu aka enwe n'ofe tupu O gho aka mmadu.
Jiri ehihie chowa ewu ojii nihi n mgbe chi jiri
Aka ga-akpara ezekaudle, mgbe ahu O kwuo onye chiri ya ozo
Igbo mmammanu oo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 6:44pm On Oct 23, 2008
Elos Agos:


BIKO, ECHEREM NA IBU EZIGBO ONYE IGBO MANA IHE INA EKWU ADIGHI KA IHE EZIGBO ONYE IGBO NA EME.

BIKO, BIKO, BIKO, EJI AHA CHUKWU ANYO GI KA IKWUSI UDI OMUMU AHU.

GAA NA NKE ONYE NA ERE OGHU(drugs) KA I ZUTA IHE AHU I NA ACHO, BIKO.


NDI IGBO, EKWU M NKE OMA?

DAALUNU!!!!!!!!

Ezigbo ndi igbo adighi eji condom ara otu? cheesy cheesy

Nwa mama choro ihe na egbochi oria grin

umu igbo hiiiiiiiiiiiiiiiii wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 8:35pm On Oct 23, 2008
romeo:

Ezigbo ndi igbo adighi eji condom ara otu? cheesy cheesy

Nwa mama choro ihe na egbochi oria grin

umu igbo hiiiiiiiiiiiiiiiii wink


gini bu otu? Kedu etu e si ara ya? O kwa onu ka eji dika sweet? Kedu etu Otu si adi?
Romeo biko kowakene ya ofuma
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 8:40pm On Oct 23, 2008
ehhhhhhhh
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 9:33pm On Oct 23, 2008
eeeeh
Gini bu otu? undecided
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 3:51am On Oct 24, 2008
romeo:

Ezigbo ndi igbo adighi eji condom ara otu? cheesy cheesy

Nwa mama choro ihe na egbochi oria grin

umu igbo hiiiiiiiiiiiiiiiii wink




Romeo
Ihe m gwara Tosmann bu
"GAA NA NKE ONYE NA ERE OGHU(drugs) KA I ZUTA IHE AHU I NA ACHO, BIKO."

Ya gakwuru ORIA si na ya na egbochi ya.
Umuaka ugbo a

Ndi be anyi DAALU!!

ifyalways:

Unu abala buying na selling na threadia?
oooooh ,ebelebe igba cheesy

Bekee.[ozuzu na orire]
Ify, KEDU.

[center]AHURU M ALA NNAM N'ANYA.[/center]
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 9:12pm On Oct 24, 2008
ndi iberibe ejula threadia
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:54pm On Oct 24, 2008
Elos a din nma grin
igbo nma nma nu
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 2:18am On Oct 25, 2008
jee laru ura
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 2:29am On Oct 25, 2008
a nam eche gi cheesy
ngwa bia ka anyi lakpuo .
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ezeagu(m): 4:35am On Oct 25, 2008
Biri kwe
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 5:25am On Oct 25, 2008
wey them?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 6:11am On Oct 25, 2008
ifyalways:

Elos a din nma grin
igbo nma nma nu

O gini na ato gi?


presido1:

wey them?

Nwoke m, sua Igbo.


darfur:

ndi iberibe ejula threadia

Obughikwa na ikwuru!


NDI IGBO DAALUNU!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 7:29pm On Oct 25, 2008
Elos Agos:


Romeo
Ihe m gwara Tosmann bu
"GAA NA NKE ONYE NA ERE OGHU(drugs) KA I ZUTA IHE AHU I NA ACHO, BIKO."

Ya gakwuru ORIA si na ya na egbochi ya



I na-ara kwa otu? Mee onu ka onye enweghi amu undecided undecided

Umuigbo ekene kwa m unu nile cheesy cheesy cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 7:36pm On Oct 25, 2008
romeo:



I na-ara kwa otu? Mee onu ka onye enweghi amu undecided undecided

Umuigbo ekene kwa m unu nile cheesy cheesy cheesy cheesy
grin grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 7:54pm On Oct 25, 2008
Agabaedu shebi u understand me? cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Danke: 7:56pm On Oct 25, 2008
romeo:



I na-ara kwa otu? Mee onu ka onye enweghi amu
undecided undecided


LMAO grin grin grin grin 

what will otu and amu not cause in this life
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 7:58pm On Oct 25, 2008
romeo:



I na-ara kwa otu? Mee onu ka onye enweghi amu undecided undecided
Danke:

LMAO grin grin grin grin

what will otu and amu not cause in this life
LMAO abi o cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Danke: 7:59pm On Oct 25, 2008
ibkaye:

LMAO abi o cheesy

bia omo hausa,wat r u doing here again? angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 8:01pm On Oct 25, 2008
Danke:

bia omo hausa,what r u doing here again? angry
ah ahn, dearest aunty, I am here to blend, you know I will soon be married to one fine Igbo man cool
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Morenike3(f): 8:02pm On Oct 25, 2008
ibkaye:

ah ahn, dearest aunty, I am here to blend, you know I will soon be married to one fine Igbo man cool
@age 14?
girl, go siddon somewhere jare tongue

(1) (2) (3) ... (549) (550) (551) (552) (553) (554) (555) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 33
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.