Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,179,834 members, 7,909,134 topics. Date: Friday, 02 August 2024 at 06:18 PM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (554) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (481111 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (551) (552) (553) (554) (555) (556) (557) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 2:49am On Oct 29, 2008
ifyalways:

ole nke bu igbo adigboloja?
i kam ede ma o bu asu igbo sef? tongue
N'ezie okwu,ihe ahu were m iwe,m tachara ahuhu,weputa oge m,wetuo obi ala dee omaricha edemede maka obodo a muru ma zuo mu,postue ma tupu m legharia anya,edemede m ahu e fuola fiam sad sad sad iwe siti ahu ka na ewem sef n'ihi na ngwa ngwa m dechara edemede ahu,e werem linki edemede ahu zigara nnem na ndi enyim ka ha hu ihe m dere. angry
Chineyem a din nma.dalu.
o nwere onye huru Ikomi,Onyinye na nnenneigbo?
@mmadu dum,ya gazie !

Ifymgbeniile,

Ima ebe ana ere Igbo adigboroja?

Igbo m bukwa nke NAFDAC lere anya nke oma hu na o di nma.

IfyA,
Kedukwanu?

DAALUNU UMU IGBO IBEM.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 2:33pm On Oct 29, 2008
ify,
efcc hu igbo ahu idere i ga asa ajuju na isi-ulo oru ha di na abuja grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 4:20pm On Oct 30, 2008
otele agbaaalanu oooooooo
otele mgbeke
nke ogbete
onye ara ogbete
onye ara ogbete
onye ara ogbeteeeeeeeeeeeeeee

otele umu nwoke kara aka
otele umu nwanyi mara mma ile anya ooo
otele m otele oma

otele ndi iro m, otele iron.
ha nyuo ahuru, with otele iron, o ga ada gbaiiiinnnn grin grin grin

oteela otele tere egwu ntele
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:32pm On Oct 30, 2008
darfur:

ify,
efcc hu igbo ahu idere i ga asa ajuju na isi-ulo oru ha di na abuja grin
maka gini?
lee, o buru na o nwere ihe m na edetaghi,kowara m ka m dezie ya ma marakwa once and for all grin grin grin
Igbom bu egwu eji buko cool
Elos Agos:

Ifymgbeniile,

Ima ebe ana ere Igbo adigboroja?

Igbo m bukwa nke NAFDAC lere anya nke oma hu na o di nma.

IfyA,
Kedukwanu?

DAALUNU UMU IGBO IBEM.
ole nke bu igbo adigboroja? cheesy
umu igbo sef tongue
a dim nma Elos,i choghi i kowachiate your true nomencleture o kwa ya? angry
lol
@umu igbo,happy ekeresimesi . kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 8:47pm On Oct 30, 2008
ifyalways:

@umu igbo,happy ekeresimesi . kiss

Elekwanu ihe iga eji agbara anyi ekeresimesi? lol
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 11:01pm On Oct 30, 2008
chika98:

Elekwanu ihe iga eji agbara anyi ekeresimesi? lol
taa ! oo umunwoke ka nwanyi na-agbara ekeresimesi.
Ichoo ekeresimesi a ga m agbara gi ya wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 11:37pm On Oct 30, 2008
Onwa ekeresimesi erubewo.
Anyi aga alota kwa?

ifyalways:

a dim nma Elos,i choghi i kowachiate your true nomencleture o kwa ya? angry
lol
@umu igbo,happy ekeresimesi . kiss

Ekeresimesi 2008 ga adi egwu, okwa ya? wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:51pm On Oct 30, 2008
chika98:

Elekwanu ihe iga eji agbara anyi ekeresimesi? lol
grin
ole ihe i choro? jeep jeep ka o bu SUV grin i dey full ground.
Elos,yes,o ga adi kpo kpo n'ike nke Jah.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 12:00am On Oct 31, 2008
Kedu people, the Igbo queen is here cool
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ichielynda(m): 3:42pm On Oct 31, 2008
Igbo kwen! Igbo kwenu!! Igbo kwezo nu oo.

Am from Awgu LGA in Enugu state

Hometown = MMaku

but getting married to a yoruba babe, all na de same
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 3:44pm On Oct 31, 2008
All human being na human being
all hole na hole Onweghi nke edere Igbo ma o bu yoruba n'elu ya
grin
Ya gaziere gi
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:49pm On Oct 31, 2008
ichielynda:

Igbo kwen! Igbo kwenu!! Igbo kwezo nu oo.

Am from Awgu LGA in Enugu state

Hometown = MMaku

but getting married to a yoruba babe, all na de same
o maka na i na anu/ i choro inu onye Ofe mmanu ka i jiri bia ebe a na asuru anyi bekee?biko ga na threadi ndi ofe mmanu ga suo bekke angry angry
o nwere ebe i huru bekke ebea? ufodu ndi sef grin i si na aha gi bu Ichie gini?Tufia,Ichie na amaghi ede igbo shocked shocked biko ga noro odu otu ebe tongue
ibkaye:

Kedu people, the Igbo queen is here cool
ndeewo eze-nwanyi ndi igbo kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 7:17pm On Oct 31, 2008
ifyalways:

grin
ole ihe i choro? jeep jeep ka o bu SUV grin i dey full ground,

Achorom mecende. Iga azutaram ya?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 7:21pm On Oct 31, 2008
chika98:

Achorom mecende. Iga azutaram ya?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 7:24pm On Oct 31, 2008
agaba123:



Gini? Mecende bu Mercedes benz
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 7:28pm On Oct 31, 2008
chika98:

Gini? Mecende bu Mercedes benz
grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 10:43pm On Oct 31, 2008
ifyalways:

grin
ole ihe i choro? jeep jeep ka o bu SUV grin i dey full ground.
Elos,yes,o ga adi kpo kpo n'ike nke Jah.

Ify,
Achoro SVU nke ahu putara ohuru.
Ima ebe ana ere ya?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 11:12pm On Oct 31, 2008
ibkaye:

Kedu people, the Igbo queen is here cool

Ibkaye
Kedu?
I dikwa nma?
I biaghizi gboo. wink
Kedu ihe kpatara ya?

Ndi Igbo putanu n'uzo/ezi ka eze-nwanyi gaa.
Eze-nwanyi ndi Igbo nnoo. cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 11:57pm On Oct 31, 2008
@Agaba123

Kee ihe na ato gi ochi, inuru(drink) laffing Gas?

Ify nkem, olee otu imere.
Nna anyi ukwu fake ona arukwa oru ya ofuma.
Kee mbosi anyi ga aga na nke nwanyi Abagana ga lachaa mmaya ngwo na ngwo-ngwo?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 1:11am On Nov 01, 2008
Presido

I bu onye Idemmiri?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:27pm On Nov 01, 2008
chika98:

Achorom mecende. Iga azutaram ya?
ha shocked shocked
asa di ka gi na acho mecer? shocked ihea ugbo ndi nna biko.onye ka na abakwanu ma o bu agba mercende ugbua? shocked ebe e nwere jeep jeep ,honda end of discussion na ML grin Bia,Chika,let me upgrade ya grin
Elos Agos:

Ify,
Achoro SVU nke ahu putara ohuru.
Ima ebe ana ere ya?


lol
a nam ere ya cheesy i choro? tongue kedu? kiss undecided
presido1:

@Agaba123

Kee ihe na ato gi ochi, inuru(drink) laffing Gas?

Ify nkem, olee otu imere.
Nna anyi ukwu fake ona arukwa oru ya ofuma.
Kee mbosi anyi ga aga na nke nwanyi Abagana ga lachaa mmaya ngwo na ngwo-ngwo?


gini ka i jiri choro imata ihe na ato Agaba?onye asiri grin
Onye bu "ify nke gi? took kiaful dia.a dim nma and dalu for asking grin
Pres,o kwa i mela m to be salivating ugbua angry biko,i nwere ngwo ngwo? i no nso? [s]Fake na ada mba na oru ya,ike agwula ya,i ga enyere ya aka?[/s] tongue
@Elos,Pres bu onye mmiri ide smiley
@all,happy halloween,weekendi oma kiss
Romy,a nam e missi gi ebea sad sad sad
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 12:04am On Nov 02, 2008
ifyalways:

Onye bu "ify nke gi?

Nne, o bu ihunanya na-akpa ya na egbukwa ya ka mmanya. grin

ifyalways:

a nam ere ya cheesy i choro? tongue kedu?

Nne biko zutaram ya. Emezie kam gwa gi ka i ga esi me ya ka orutem aka.{Udi Delivery}

I dim mma ebea na enwe anuri.

Aru adikwa?


ifyalways:

@Elos,Pres bu onye mmiri ide smiley

I na akpakwanum ochi. grin

UBOCHI UKA OMA!!!
NDI IGBO DAALUNU.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 11:26am On Nov 02, 2008
presido1:

@Agaba123

Kee ihe na ato gi ochi, inuru(drink) laffing Gas?

Ify nkem, olee otu imere.
Nna anyi ukwu fake ona arukwa oru ya ofuma.
Kee mbosi anyi ga aga na nke nwanyi Abagana ga lachaa mmaya ngwo na ngwo-ngwo?



Nwanna A na-anukwanu laffing gas anu? A na-ekuru ya ekuru grin grin
Mba ekurughim laffing gas inugo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 1:11pm On Nov 02, 2008
agaba123:

Nwanna A na-anukwanu laffing gas anu? A na-ekuru ya ekuru grin grin
Mba ekurughim laffing gas inugo
a na amacha undecided
o nwere ike,i kuru ya ekuru a naghizi a highi gi so i na anwuzi ya anwu,anything is possible cheesy
bia,bia ndi ikom na dim online,ekeresimesi erutebego nso now,unu ejirile style na e discharge angry
Toshman,Romanus,Ikomi,Pres na darfur na ndi nile napurum ihe ranging from e-kisses to e- lipsrsealed ,unu bia gbakwaram ekeresimesi angry angry angry
Romy na asuzi nani espanyol sad a macham tactics unu nile,unu biakwa gbara m ekeresimesi buko.
@all ubochi na izu oka oma kiss
@Elos,ahu dim.am still suspecting na i bu Pres/FromUK angry undecided
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 5:54pm On Nov 02, 2008
ifyalways:

ha shocked shocked
asa di ka gi [/b]na acho mecer? shocked ihea ugbo ndi nna biko.onye ka na abakwanu ma o bu agba mercende ugbua? shocked ebe e nwere [b]jeep jeep ,honda end of discussion na ML grin Bia,Chika,let me upgrade ya ;Dlol

Onye gwara gi n'awum asa? Asa ke? Nnem, anam echekwa gi ooo


Umu igbo ibem. . . Ndu mmiri. . . Ndu azu . . . lol
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 9:54pm On Nov 02, 2008
hola chicos!!! grin grin grin grin grin grin grin grin grin grin grin grin


Ifyyyyyyyyyyy kiss kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 10:17pm On Nov 02, 2008
ifyalways:


@Elos,ahu dim.am still suspecting na i bu Pres/FromUK angry undecided

@IFY
Biko chedebe otu ahu.
Nne abu Elos Agos, abughi onye ozo.
Amaghi m ihe ozo m ga eme kam wee gosi gi nam abughi onye ozo. cry
Onwere otu ozo m ga esi gosi gi Ifyalways?

NDI IGBO KEDUNU.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 8:34pm On Nov 03, 2008
Elos Agos:

@IFY
Biko[b] chedebe otu [/b] ahu.
Nne abu Elos Agos, abughi onye ozo.
Amaghi m ihe ozo m ga eme kam wee gosi gi nam abughi onye ozo. cry
Onwere otu ozo m ga esi gosi gi Ifyalways?

NDI IGBO KEDUNU.
O gwara gi na O na-eche otu ya nche? Lekwa ihe I na-ekwu? O dikwa mkpa na ochere the thing nche eme umu boys dokasia ya undecided
Elos na you ooo!!!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 9:45pm On Nov 03, 2008
@Agaba-otu-abuo-ato.

I ghotara ihe m gwuru ibiakwa na atughari ya ka oburu ihe ozo. cry cry

BIKO, weepu uche gi n'ajo ihe mgbe niile.

Biko chedebe otu ahu.[Please stop thinking like that.]

Otu ihe ahu kam na agwa gi AGABA.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:24pm On Nov 03, 2008
lol
ndi "otu a" grin grin grin grin
@Romy,gracious muchacha grin grin grin esokwa asu espanyash tongue
Elos i nwere efe agaba
agaba,ike di gi na Elos i kpa isiokwu
@mmadu dum,o ga adiririiiiiirrrrrrrrrrrrri anyi nile na nma.
ndi ala bu otu grin grin Osetiala again
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 12:26am On Nov 04, 2008
Nne
Biko gbachi AGABA mkipi.

Kedu Ify?

NDI IGBO MMANU NMA.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 12:33am On Nov 04, 2008
*M na agu egwu Tony One Week*

Onwa Disemba, Onwa Desemba na orubego
Onwa Disemba, Onwa Desemba na orubego



Ifymgbenile

Osetigokwa oo.

(1) (2) (3) ... (551) (552) (553) (554) (555) (556) (557) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 40
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.