Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,179,862 members, 7,909,237 topics. Date: Friday, 02 August 2024 at 08:26 PM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (557) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (481116 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (554) (555) (556) (557) (558) (559) (560) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 7:34pm On Nov 06, 2008
chika98:

Maka gini ka iji n'ekwu? achorom ima. grin


Akuko ifo.
Kedu ihe iji si na O bu akuko ifo?

Ehen keduzi make Ila kresimesi mu na gi kwuru?
I kachokwara I la? Kedu Ugboelu nke ichoro Iso laa obodo naija?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 7:35pm On Nov 06, 2008
chika agaba wukwa ex-convict
ama ya ama na nairaland. ya na toshman. ha gara ashawo na london ha akwughi ugwo, police ajuwa ha. jide tosh, tosh eweta bail, si ya gbafuo gbalaa amerika. agaba na efeghari na london. asi na obirila na 7 houses in 5 days. 7 different addresses. enwere onye a na akpo darfur, osi na agaba biara their neighbourhood na south london noro nani 2 days . otua ka agaba si efeghari ebe o na agba oso police.

and the ashawo ka no london, aha ya wu felicia. agaba na akpo ya felimbombo. jukwaaa ase. agaba enweghi ulo as of now. o na agba oso from both the police and the ashawo. felicia si na ochoro agaba kwuo ya ugwo ya

chika hapukwa ndia o. kam gwa gi ndi iga agbara oso na threadia

agaba
toshman
romeo
presido (impeached)
fromuk

ndi iga eme enyi

otele(otele oma cheesy)
plus gueen
ify

sapeekwaa anya gi
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 7:37pm On Nov 06, 2008
Oh so mgba kwara gi oso too? Otele nkea sef. Odika iburo ezigbo mmadu.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 7:38pm On Nov 06, 2008
agaba123:

Kedu ihe iji si na O bu akuko ifo?

Ehen keduzi make Ila kresimesi mu na gi kwuru?
I kachokwara I la? Kedu Ugboelu nke ichoro Iso laa obodo naija?

Achoghi kwam ila ulo.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 7:39pm On Nov 06, 2008
@chika

ada bekee, mbanu. otele wu onye oma. juo ase. abum nwoke oma.
nne biko nye m otele jare. ka m tinye na profile m.

chika mara mma
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 7:40pm On Nov 06, 2008
chika98:

Achoghi kwam ila ulo.
Achoro m igbara gi ugbo elu.
Gwam o burugodi ije mee Imakwa ndi anyi na 25th febatakwa, Nsogbu adighi. A mara m na I bu nwata na-agusi akwukwo ya ike.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 7:43pm On Nov 06, 2008
chika agaba enweghikwa ego.
achuru ya na oru recently maka de credit crunch grin
agaba ejighi afu penny grin

gbakwaa oso. onweghi ulo, achuola ya n'oru. agaba no na welfare.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 7:44pm On Nov 06, 2008
otele:

@chika

ada bekee, mbanu. otele wu onye oma. juo ase. abum nwoke oma.
nne biko nye m otele jare. ka m tinye na profile m.

chika mara mma

oweghi onye na egosi otele m biko.

agaba123:

Achoro m igbara gi ugbo elu.
Gwam o burugodi ije mee Imakwa ndi anyi na 25th febatakwa, Nsogbu adighi. A mara m na I bu nwata na-agusi akwukwo ya ike.
Anam agbali n'sukul. Mana achoghim ila kwa ulo.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 7:45pm On Nov 06, 2008
Otele: Odika ina acho okwu nke ukwu. Okwa obu etua ka iga eji eletam?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 7:45pm On Nov 06, 2008
chika98:


Anam agbali n'sukul. Mana achoghim ila kwa ulo.
Ngwanu bianu britain bia leenu ezenwanyi.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 7:46pm On Nov 06, 2008
agaba123:

Ngwanu bianu britain bia leenu ezenwanyi.

britain ndi nta chiri? Achoghi m ibia
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 7:47pm On Nov 06, 2008
chika kedu skool i no?

ka m kpota security ga egbochi agaba from ibia kidnappuo gi
anya adighi agaba mma.
and make sure na gi na toshmann ekwughi okwu. not even for one minute
onye nke ahu na agwo ogwu

adi m ready ime correct trouble with onye obula ga enye gi nsogbu
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 7:50pm On Nov 06, 2008
otele:

chika kedu school i no?

ka m kpota security ga egbochi agaba from ibia kidnappuo gi
anya adighi agaba mma.
and make sure na gi na toshmann ekwughi okwu. not even for one minute
onye nke ahu na agwo ogwu

adi m ready ime correct trouble with onye obula ga enye gi nsogbu

Ewo! Anam school na obodo oyibo. Kedu ebe giwa bi? Ejim aka na obughi England ndi aka ike?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 7:53pm On Nov 06, 2008
chika98:

britain ndi nta chiri? Achoghi m ibia
kedu ihe gbasar udele na baba? A siri m gi bia rie ego na britian I si na ihe di mma adighi gi mma? Haba
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 7:56pm On Nov 06, 2008
agaba123:

kedu ihe gbasar udele na baba? A siri m gi bia rie ego na britian I si na ihe di mma adighi gi mma? Haba

Gini ka ina aru na Britain m ga eji abia ire ego? iwu celebrity ka owu gini?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 7:59pm On Nov 06, 2008
chika98:

Gini ka ina aru na Britain m ga eji abia ire ego? iwu celebrity ka owu gini?
Ewooo! O nani ndi cele na-emesa aka?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 8:02pm On Nov 06, 2008
Igbo ndi oma ekele m unu,


Ejere m ihazi ndoro ndoro ochichi ndi amerika, ya mere unu ji wee nughi maka mu.

Ka osi wee ga unu afugo na anyi eme go ka nwafor onye isi oji wee banye na ochichi mba amerika dika onye isi ochichi.
Ya tukwala unu na anya ifu mu dika onye minisita ya.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 8:03pm On Nov 06, 2008
Lekwa agaba na imesa aka. akuko
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 8:05pm On Nov 06, 2008
chika98:

Lekwa agaba na imesa aka. akuko

O maka na m enweghi afo ukwu?

Na wa oo. Afo ukwu bu oria biko.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 8:09pm On Nov 06, 2008
agaba123:

O maka na m enweghi afo ukwu?

Na wa oo. Afo ukwu bu oria biko.

Oweghi mgbe m jiri si na m n'acho onye nwere afo ukwu. that is not even cute .
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 8:15pm On Nov 06, 2008
chika98:

Oweghi mgbe m jiri si na m n'acho onye nwere afo ukwu. that is not even cute .

grin grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 10:43pm On Nov 06, 2008
NDI IGBO KEDUNU.
NDI OBIA[Visitors] NNOONU[Welcome].
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by doncaster(m): 11:14pm On Nov 06, 2008
Nice sis forma bros in here. Sorry i can't write In Igbo but i can speak ooh.
Where she d go sef? is this the felicia otele is talking about?

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 11:54pm On Nov 06, 2008
@Doncaster


NNOO.[Welcome]
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 12:32am On Nov 07, 2008
Nke ea bu nukwu otele
Doncaster nnooo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Mortiple(m): 9:47am On Nov 07, 2008
IGBO KWENU!

Odizi ka ike alala (alago) na umu-azi? Odika anyi na ndi-ogbu (deaf and dumb) na ekwekozi ukwe na thread a?

doncaster:

Nice sis forma bros in here. Sorry i can't write In Igbo but i can speak ooh.
Where she d go sef? is this the felicia otele is talking about?

@Doncaster (ka isi na aha gi bu gini): odikwa ka ibu 'akidi na amaghi nso ala'? Kedu nke bu nke a?[s] "I can't write in Igbo but I can speak ooh."[/s] ka gini we mezie? Biko ga choro ebe ndi odika-odigi no; abiala emebirile anyi nnok'a.

Ndigbo, kpokwa nu ihe ojo, ihe ojo!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 4:37pm On Nov 07, 2008
Akpokwala ajo omume ihe omaa
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:06pm On Nov 07, 2008
LoL @ Doncaster grin grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by doncaster(m): 5:56pm On Nov 07, 2008
@Motiple
I came here(Thread) b4 u, check pages back ok. If check ma signature u will notice that i wanna learn ok.
Don't insult me b4 i loose ma temperature.

Meanwhile where is NNENNEIGBO.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by whatever90(f): 5:57pm On Nov 07, 2008
igbo hiiiiiii cool
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 6:01pm On Nov 07, 2008
ndi be anyi mmamma nu ooo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by doncaster(m): 10:03pm On Nov 07, 2008
My people i just stumble into this one now.
http://uk.youtube.com/watch?v=eJF4XzC76b8&feature=related

meanwhile am still looking for her. Any clue?

(1) (2) (3) ... (554) (555) (556) (557) (558) (559) (560) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 29
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.