Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,179,880 members, 7,909,311 topics. Date: Friday, 02 August 2024 at 10:23 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (481126 Views)
Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (555) (556) (557) (558) (559) (560) (561) ... (579) (Reply) (Go Down)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 2:19pm On Nov 08, 2008 |
UmuIgbo Hiiiiiiiiiii |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 4:16pm On Nov 08, 2008 |
doncaster: Romanus Hiiiiiiiiii Ezigbo iwe na ewe m now. Ka m ga choo ebe nga anu(drink) mmaya now, some bottles go help me keep cool. Agaba i'nwere goof? e nidiri m ofu akpa, mana 10 naira ka m nga akwu. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 7:09pm On Nov 08, 2008 |
hahahahahah Presido maka Anyi gbariri unu? Bia ka m nye gi rum ma o bu Ijuo Romanus maka Skunk |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 12:30am On Nov 09, 2008 |
kedu skunk? achorom skunk ohh Agaba ifugo location m? hahahhaa odikwa egwu atu oyi!! |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by LoveAlways(f): 12:45pm On Nov 10, 2008 |
I'm not Igbo, but I think Igbo is the best! |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 7:30pm On Nov 10, 2008 |
bia agaba o ka idi inaghi aju ase mmadu ka obu na iche na mu anwuola , odighi ihe mebiri akam no ya asi na eke oke n'aka n'aka amara ndi afuru n'anya onwere ndi bu ndi nke gi onye obula echefugom , ma presido, ma onyinye,, ma romoe anyi nile kwesiri ina abu onye nche nwanne anyi nagbanyeghi ihe obula mere ka anyi furitano onwe anyi nanya ka akwukwo nso kwuru dalukwanu |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 8:50pm On Nov 10, 2008 |
nwanna romanus Ano m anu uda ya. Kedukwa nke bu medeterenkowa . . . Spain bunu medi far back hehehe Ogamba kedu ihe i siri m mere gi? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by whatever90(f): 8:49pm On Nov 11, 2008 |
igbo hiiii okwa jenny ne ekene |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 9:04pm On Nov 11, 2008 |
agaba123: Agaba kedu ihe i na ekwu? adikwa m confusion ogamba: Ihe mere gi ebea bu ihe na-eme onye na acho okwu na uka kedu ka i di Ogamba? onye chefue anyi anyi echefuo ya. Mana Nnenneigbo ekweghi anyi ichefu echefu So strange! |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by NnaMan1: 10:48am On Nov 12, 2008 |
Non of you is a true IGBO extract. If u ar why do you hide the identity in your usernames. Tink 2wice. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by whatever90(f): 4:35pm On Nov 12, 2008 |
Nna Man:i che na gi nwa bu onye igbo okwa ya?maka aburu na ibu onye igbo,kedi i'fe mere nu ,i ji e ji beke agwa anyi okwu,lekwe nu i'te na kpo kettle oji afa ke gi obu nna man?bia odika aru adiro gi |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 4:30pm On Nov 13, 2008 |
bia romeo o munwa ka inakpo onye okwu n'uka abughi onye ina eche na mbu , kama na ihe mere bu na abum onye n'ekwu eziokwu nagwa onye obula nke ona eme , nke ima na igbo si na (eziokwu nagba agba na nti ma na anyi gana ekwu ya) ifugo ya ihea bu nsogbu mwere,ya mekwere ndi mmadu ji kpom asi mana nsogbu adilo onwero ihe mebiri . mr agaba ina anu olum |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by OgidiBoy(m): 12:02am On Nov 14, 2008 |
wow!!! this is one of the threads with the highest number of post. Is it because we Igbos like to talk too much? Like play like play the post count will reach 20,000. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:59am On Nov 14, 2008 |
halleluyah halleluyah chineke m di mma https://www.youtube.com/watch?v=hjPqJj3UyLQ chegharianu umu igbo nwa mama na agakwa eluigwe nwa ogidi, oga eru 20 million by the next election. and toshmann nwa mama so na ndi bidoro threadia, gaa page one, i ga ahu aham there |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 3:24pm On Nov 14, 2008 |
toshmann: Echekwara m ma igago aga. Since Igwara m na I ga-aga eluigwe eteela aka. Kedu mgbe I ga-alotakwanu? Okwa izu uka abuo gara aga ka Igwara m na i ga-aga ? Na wa you o o. O dika feli ekweghi enye gi ohere |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ezeagu(m): 5:46pm On Nov 14, 2008 |
Post nka gé rú 1000 pages! |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 7:20pm On Nov 14, 2008 |
Umu Igbo ana le? asi ahu ihe ka ubi ere oba. Asi m ka mu mee ka unu mara na o bu mu ga abu onye na atuziri Barack Obama atumatu maka ihe na eme na mba ozo (Obama's personal adviser on foreign issues) ka ihe si wee kwuru e mee gom ka omara maka nsogbu naija, ya mere o wee kwe m nkwa na ya ga enye nwafor igbo obula choro ibata obodo amerika akwukwo njem n'efu (visa free to all free born Igbos). Ya mere inu nwebe nu anuri.ò |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 7:26pm On Nov 14, 2008 |
kedu ndi biara ebea na agwa anyi ka threadi anyi si di? Umuigbo Hiiiiiiiii. kedu Nnenneigbo? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 9:26pm On Nov 14, 2008 |
Ndi Igbo Daalunu. Kedunu? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 9:59pm On Nov 14, 2008 |
preacher tv biko achorom kam buru onye mbu ga enweta ya bu akwukwo njem n'efu , biko nyerem aka gwaram president obama na umu igbo n'afuju anya na 9ja ka ogbatara anyi oso enyem aka ,gwa ya na anyi choro ogwe niger nke abuo (second niger bridge) anyi chokwara odo ugbo mmiri nke niger(river niger port) oburu na omeere anyi ihe ndia obi ga adi anyi mma |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 10:07am On Nov 15, 2008 |
Mazi Ogamba dalu o!, na okwugi adagi na ogwe. Iji tinye onu n'ihe gbasara ogwe niger, mu onwe m ga asi ka anyi hapu ogwe ahu ka onakpuo na mmiri, maka oga eme ka anyi nwee ike ikewapu onwe anyi na ebe ndi omeka ome nigeria di. Aga m asi na ifuju anya umu igbo abiago n'isi njedebe, unu ga rahuba ura ma kwube ya ekwobe, ANYI ENWEGO IHE MGBANWO ANYI GA EKWENYE NA YA(THIS A CHANGE WE CAN BELEIVE IN) Maka odu ugbo miri idi na anu mmiri onitsha, ana m ekwe gi mkwa na Ozi eziri anwuru oku erugo elu igwe nti. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 9:26pm On Nov 15, 2008 |
ogamba: Obama si ka ajuo gi ebe ibi? . Ibi Angola, Nigeria ka obu Niger. . In short like Romeo said idi uka. oziomatv: Oziomatv iwu onye ozi ojuo. Why would u pray ka Nigeria kee wa? Ehhhh. Ozi gi di very bad, tell everyone na owu ihe Ikomi kwuru. Nam kporo gi onye ozi ojuo. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 12:04pm On Nov 16, 2008 |
Ikomi:Oga Ikomi, biko iwe gi adila too much ma nkwa mna ekwe gi bu na nwanyi ike ukwu ga amata ihe omere onwe ya ma ahia su. Oge ndi aboki ga echefu daga n'afor gi ma obu ndi ofe mmanu ewere mgborogwu ijebu-ode kuo gi okiri mgbawa isi, oge ahu ka iga ama ihe m na ako. Igbo kwesiri inoro onwe ha wee ghota onwe. otutu asusu na ome n'ala enwere n'ala Nigeria na agbagwuoju anyi anya. onwe obula noro onwe ya ka anyi mara ebe nsogbu anyi si na abia. Ndewo (Nothing personal please) |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:58pm On Nov 17, 2008 |
biko ka threadia gbagota n'elu biko |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 7:11pm On Nov 17, 2008 |
romeo: Daalu. O bu ihe kwesiri ekwesi. Romeo Kedukwanu, I na akwakukwa[preparing] maka ekeresimesi a? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Afam4eva(m): 8:42pm On Nov 17, 2008 |
anam ekene ndi igbo nile, afam bu afam |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 9:04pm On Nov 17, 2008 |
afam4eva: Aha gi amaka. Afam [aham] bu afam Ndako ahu di egwu. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by whatever90(f): 10:09pm On Nov 17, 2008 |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 10:34pm On Nov 17, 2008 |
Bia Whatever Gini na eti gi taa |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by SimiBrasil(f): 12:01am On Nov 18, 2008 |
Please, can someone tell what NWOKEDI means and BODI means ? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by whatever90(f): 1:10am On Nov 18, 2008 |
Elos Agos: |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by SimiBrasil(f): 12:24am On Nov 19, 2008 |
no one here speaks Igbo ? |
(1) (2) (3) ... (555) (556) (557) (558) (559) (560) (561) ... (579) (Reply)
Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 38 |