Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,179,896 members, 7,909,372 topics. Date: Saturday, 03 August 2024 at 12:13 AM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (561) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (481129 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (558) (559) (560) (561) (562) (563) (564) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 8:44pm On Dec 07, 2008
kegikwanu:

ndeewo nu,

A bu m onye ngwa. onuigbo mara nma!!

Ma m kwa. Ndeewo.  

Nwa-uwa, i meela. Ndeewo. Ka Chineke meekwara gi ihe i na asi ka o meere anyi.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 8:54pm On Dec 07, 2008
nwa-uwa:

Ify na Fake,iwe unu abuo na ewem big time angry angry angry
Unu kara obi gba akwukwo na agwaghi anyone of us,even me angry
I wish unu abuo the best of married life na a mindighi na iwe di na obi m esp for Ify angry .a nurum na i di ime omumu,Ya gazie.
@mmadu nile,nwa mere way na ekele na asi ka Chineke chebe anyi nile na ekeresimesi a.

lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed shocked shocked
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 10:04pm On Dec 07, 2008
kegikwanu: Ndi ngwa n'eri anu mmadu embarassed

nwa-uwa:

Ify na Fake,iwe unu abuo na ewem big time  angry angry angry
Unu kara obi gba akwukwo na agwaghi anyone of us,even me  angry
I wish unu abuo the best of married life na a mindighi na iwe di na obi m esp for Ify  angry .a nurum na i di ime omumu,Ya gazie.
@mmadu nile,nwa mere way na ekele na asi ka Chineke chebe anyi nile na ekeresimesi a.

Okwa ihula onye mgbata ashiri a?? Onye siri gi bia gwa anyi?

Doncaster: kedu? wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:28pm On Dec 07, 2008
Onye gwara onye nkea na ndi Ngwa na eri anu mmadu!! shocked shocked shocked shocked
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 11:22pm On Dec 07, 2008
Ehen. . ha n'eri anu mmadu smiley
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Kweenisha: 5:58am On Dec 08, 2008
romeo:

Onye gwara onye nkea na ndi Ngwa na eri anu mmadu!! shocked shocked shocked shocked



di m si na ha g'ara eji ya mere ngwo ngwo na Mbawsi in the 80's
the full akuko di scary.
Obughi ndi ngwa n'ile
and part of Ngwa n'eme ihe a ,ha na ata only non indigenes.

Onye di ka Romeo g'abu delicacy grin
onye ma ma ha n'ata amu lipsrsealed
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:28am On Dec 08, 2008
chika98:

Ehen. . ha n'eri anu mmadu smiley

hmmm, aga m eri anu gi cool


Kweenisha:

di m si na ha g'ara eji ya mere ngwo ngwo na Mbawsi in the 80's
the full akuko di scary.
Obughi ndi ngwa n'ile
and part of Ngwa n'eme ihe a ,ha na ata only non indigenes.

Onye di ka Romeo g'abu delicacy grin
onye ma ma ha n'ata amu lipsrsealed

eche kwa m na o bu ndi Abam na eri anu mmadu? Osisi anu m na elu ilu tongue tongue

Umunwanyi ha na ata amu cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 1:42pm On Dec 08, 2008
Ha na-ata anu mmadu, ha anaghi ata anu mmadu. shocked shocked

Hapunu akuko ahu biko.

NDI IGBO KEDUNU?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 2:26pm On Dec 08, 2008
Romynwauwa.
Okenekwa.

Igbo mmammanu oooo
Udo dirikwara unu

Ify Olia?

Chika nke m? Chika98 a no m ekene

Toshi, Toshipanti, Toshinwanyi, Toshicondom
Onye nke mmmmmmmmmmmmmm
Toshieeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 2:46pm On Dec 08, 2008
Egwu dikwa cheesy cheesy cheesy
umu igbo unu a ga alakwa ulo?ndi ala bu otu undecided
Romy
Presido
Toshman
Darfur
Ikomiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii cheesy
Mortiple
Echelon
Elos-agos
Oziomatv
Chinenye
Ogamba
Doncaster
na ndi isi oche ndi ozo,unu a ga alotakwa ? tongue
o bughi igba iche na mmadu bu ewu na ala Bekee bu nga o biri,osetiela,unu a ga alotakwa? cheesy
ndi torugoro ilu nwanyi,oge eruola
ndi torugoro iru ulo nke aka ha,lol
ndi wuru foundation,decking ma o bu gba ala,add something to something wink
ndi nwere nne na nna,zutara ha ogwu obara,mee ha obi oma na ekeresimesia.
@nwa-uwa cheesy grin i si nini sef? angry
agaba,nma nma.
GC,nnenneigbo,Fesse,Chika,Ibo babe/Okija juju,Danke/Jenny,Osisi/*Osisi,Ibkaye and Morenike,happy ekeresimesi kiss
May we all have the best of the season kiss kiss kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 8:29pm On Dec 08, 2008
Ify
Akpozi nem aha, i'wughi ezigbo mmadu.
Asi na aka m ga eru gi now nga ewere gi nye ndi ASA ngwa ha were gi mee ngwo ngwo.
onwekwara ike anu gi agaghi ato uto sef. tongue tongue tongue
Kee maka how far anyway.

Eziokwu asi awu m onye ngwa, anyi gboo nwayi omu ga ata lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed ifedia ya.

obu ibobabe bu okija juju? ya buru eziokwu adikwa m shocked shocked shocked shocked but okija juju wu nwoke now.
Ify odika iwu transisto radio without battiri na pole. tongue tongue tongue tongue

Chika amaghim ihe nga agwa gi agwa. I naghi aju esem okwa ya


Romanus onye aruru ala, kee ote isiri mara ihe umunwanyi ndi ngwa na ata? anyway thats their favorite(like poles repel)

Agaba1234
Iga ala nu xmas ga gbaa agaba na villa gbata ego cz ify gaha amu very soon according by nwa uwa.

Osisi bekee so ndi ngwa choro iji di gi eme dankasa, i narrowly missed their matchet 1992.

Ikomi,monshege,ynot,GC, zulu, nnenneawusa,romeo,edygirl, chei!!! kee ebe ndia no biko nu minus romeo?

kedu danke sef angry angry angry

Ndi hi nu. grin grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chamotex(m): 9:46pm On Dec 08, 2008
Igbo Kwenu! Kwenu!! Kwenu ooooooooooooo

our people talk say na small shit dey block yansh o

nna, i just say make i wish una Merry Christmas o
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 10:52pm On Dec 08, 2008
Presido Nwoke oma kedu? kiss

Agaba isi ukwu. . ele nke n'eme??

Ify nwanyi oma . . Happy xmas ooh. Ma gi and ndi begi
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 1:37am On Dec 09, 2008
ifyalways:

agaba,nma nma.
GC,nnenneigbo,Fesse,Chika,Ibo babe/Okija juju,Danke/Jenny,Osisi/*Osisi,Ibkaye and Morenike,happy ekeresimesi kiss
May we all have the best of the season kiss kiss kiss
Sweetie, you are very well missed!!!!!!! kiss kiss kiss kiss
I meela nwannem for the wishes kiss kiss kiss kiss kiss And thank you!!
Merry Christmas and a Happy New Year. to you too, and hope the babe is kicking wink
Take care of both of you kiss kiss kiss kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 1:38am On Dec 09, 2008
Anyone know where Agaba is?
Anywaz, wish him a merry christmas for moi!!!
Hope he's aiight kiss kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 10:15am On Dec 09, 2008
chika98:

Presido Nwoke oma kedu? kiss

Agaba isi ukwu. . ele nke n'eme??

Ify nwanyi oma . . Happy xmas ooh. Ma gi and ndi begi
Nne I ma m ofuma. Onwero ife na-eme nu.
Obodo di rowdy. Kedu make ya sidekwanu
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by doncaster(m): 4:28pm On Dec 09, 2008
chika98:

Doncaster: kedu? wink
Chika98 am ok. have been looking for you. can we do some privy?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 6:10pm On Dec 09, 2008
agaba123:

Nne I ma m ofuma. Onwero ife na-eme nu.
Obodo di rowdy. Kedu make ya sidekwanu

Oyi si ka otugbuo m ooh. Obodo siri ike mana Jehovah bu eze grin

doncaster:

Chika98 am ok. have been looking for you. can we do some privy?

Hmm gini na eme? Onwere ihe ichoro igwam?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by doncaster(m): 7:05pm On Dec 09, 2008
chika98:

Oyi si ka otugbuo m ooh. Obodo siri ike mana Jehovah bu eze grin
Cold will not kill you, am around ok kiss kiss

chika98:

Hmm gini na eme? Onwere ihe ichoro igwam?
Ofcoz we suppose to talk on some issues, man2man, man2woman any one.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 9:20pm On Dec 09, 2008
Laa lolo!! shocked ndi Ngwa ji ata anu mmadu? Kedi mgbe ihea bidoro? O dighi onye gwara m otu ahu. . . . .  angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 9:37pm On Dec 09, 2008
Igbo ndi oma, how una dey? Unu ewesikwala Ikomi iwe, av been really busy these days. Onwere nke ehe nruchara amaghim ma ona gi pum ara, n bai strippers club. Boys onye emela ihe nne ya ngwara ya emela oma efuo. Guys umu nwanyi di na iche iche. Onwere nde nke kopuru'e'kopu. I still can't imagine how a woman can loose the sence of shame to that level.  sad.

Ngbo ndi oma as u can all see, read or hear, av been busy. angry Kachi boo nu.

I hope my Igbo is understandable.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 8:53pm On Dec 10, 2008
Ikomism udo di na igbo isuru wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 11:44pm On Dec 10, 2008
chika98:

Oyi si ka otugbuo m ooh. Obodo siri ike mana Jehovah bu eze grin



A ga m achu gi oyi free of charge. Bia nweba anuri.
Ebony-Silk:

Anyone know where Agaba is?
Anywaz, wish him a merry christmas for moi!!!
Hope he's aiight kiss kiss
Ruby dalu
Adi m mma( I am fine )
Merry xmas to you too
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 2:42am On Dec 11, 2008
Achoghi m onye n'achu m oyi. Thanks for the offer cool
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 3:16pm On Dec 11, 2008
chika98:

Achoghi m onye n'achu m oyi. Thanks for the offer cool
Nsogbu adighi
Okwa na isi na oyi na-atu gi undecided undecided
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by asha80(m): 3:42pm On Dec 11, 2008
@agaba123

ya wuru na o gugbuola gi ga gba ncha grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 4:55pm On Dec 11, 2008
asha 80:

@agaba123

ya wuru na o gugbuola gi ga gba ncha grin

seconded cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 6:55pm On Dec 12, 2008
hehehehe
Anoghi m na igbo ncha ebe umuagbogho gboro kasa.

I was only offering to help a sister
Romanus aka Romeo

Kedu ka eke si anya anwu?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 11:37pm On Dec 12, 2008
Ndi Igbo ibem daalunu.
Long time anyi ahughi wink wink

Asiri m kam si unu nile " UBOCHI OMA"

Chineke koo n'ubi unu dika unu na ako na ubi Chineke.

Ebee ka Ify[b]mgbenile[/b] tinwere isi
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 12:04am On Dec 13, 2008
Elos Agos:

Ebee ka Ify[b]mgbenile[/b] tinwere isi
Shez with me, i'choro ihu ya?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 8:27pm On Dec 13, 2008
oyi atugbuolanu m oooooooooo

oyi oyi oyi oyioooooooooooooooo, oyi ohio atugbuola nu nwa mama oooooooooooooooooooooooo

kedukwanu umumgboto eeeee?

felicia . . . . .

[size=13pt]feliciaaaa . . . . . . . .[/size]

[size=18pt] feliciaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaa[/size]

agawalam new jersey ooooo, maka mgboto
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 11:12pm On Dec 13, 2008
onweghi onye nwere ihe di mkpa oga ekwu na threadia? cheesy cheesy cheesy

(1) (2) (3) ... (558) (559) (560) (561) (562) (563) (564) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 38
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.