Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,199,779 members, 7,972,803 topics. Date: Friday, 11 October 2024 at 06:40 PM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (562) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (487635 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (559) (560) (561) (562) (563) (564) (565) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 12:41pm On Dec 14, 2008
Ikomi:

Igbo ndi oma, how una dey? Unu ewesikwala Ikomi iwe, av been really busy these days. Onwere nke ehe nruchara amaghim ma ona gi pum ara, n bai strippers club. Boys onye emela ihe nne ya ngwara ya emela oma efuo. Guys umu nwanyi di na iche iche. Onwere nde nke kopuru'e'kopu. I still can't imagine how a woman can loose the sence of shame to that level. sad.

Ngbo ndi oma as u can all see, read or hear, av been busy. angry Kachi boo nu.

I hope my Igbo is understandable.
your Igbo is isi owuwa angry angry angry angry angry angryO gini na emedi gi?ole ihe i choro ga na strippers club?i sokwa na ndi ahu kopuru ekopu sef cheesy
Ikomiiiiiiiiiiiiii my love ole ije?ekeresimsei don land,i ga alakwa? tongue
asha 80:

@agaba123

ya wuru na o gugbuola gi ga gba ncha grin
rubbish,o dighi possible.
Elos Agos:

Ndi Igbo ibem daalunu.
Long time anyi ahughi wink wink

Asiri m kam si unu nile " UBOCHI OMA"

Chineke koo n'ubi unu dika unu na ako na ubi Chineke.

Ebee ka Ify[b]mgbenile[/b] tinwere isi

my bebe anom ya,na akwado maka ekeresimesi.LOL kedu?
presido1:

Shez with me, i'choro ihu ya?
Azuka gerrrrrrrrrrrrrrrrrrrrout.
bia,okwa i ma na anom na di? angry i ga emegide somebody achupum ,dikwa kiaful sad
kedu ije,onye mmai?a gam abia Orlu na afo ohuru a site ne ike Jah,o nwere otu enyim nwanyi onye Orlu choro ilu.
Pres i kala gakwa choro nwanyi luo. cheesy
Toshieeeeeeeeeeee,ole mgbe i ga agbanwe?e chekwa m na isi na iji nwanyi
adigboloja marriage grin
@Romy,so ihe nile anyi na ekwu adighi nkpa? cheesy
Ngwa,a dim ime omumu,o di nkpa lol
umunnem nile,ma ndi home ma ndi abroad. . . . . . . . .ekeresimesi oma kiss kiss kiss kiss
O digo nma already !
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by slimfine(f): 8:37pm On Dec 14, 2008
Ndi Igbo Kwenuooooo! Abum onye Arondizuogu na Imo State. Amaghim na trendi a di ebe a. Obi dim nno mma na ahurum ya. udo diri onye obula.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 8:23pm On Dec 15, 2008
@Romeo

Kedu ihe ichoro ka anyi gwa gi na eme?

ifyalways:

@Romy,so ihe nile anyi na ekwu adighi nkpa? cheesy
Ngwa,a dim ime omumu,o di nkpa lol
umunnem nile,ma ndi home ma ndi abroad. . . . . . . . .ekeresimesi oma kiss kiss kiss kiss
O digo nma already !

I dikwu m nma too.

Muo taata n'udo.
Okwa nwa ekeresimesi ka taata ahu ga abu cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 8:27pm On Dec 15, 2008
slimfine:

Ndi Igbo Kwenuooooo! Abum onye Arondizuogu na Imo State. Amaghim na trendi a di ebe a. Obi dim nno mma na ahurum ya. udo diri onye obula.

Slimfine NNOO.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 8:51pm On Dec 15, 2008
Igbo ndi oma, ekeresimesi omanu.

Ify p . . . . kedu

Chika oyi na-atu moo biko bia chuo m oyi.
Presi onye ntori
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 9:07pm On Dec 15, 2008
ifyalways:

your Igbo is isi owuwa angry angry angry angry angry angryO gini na emedi gi?ole ihe i choro ga na strippers club?i sokwa na ndi ahu kopuru ekopu sef cheesy
Ikomiiiiiiiiiiiiii my love ole ije?ekeresimsei don land,i ga alakwa?

Look anom na hanger,  angry in other words am still hanging(opposite of nkopu).  grin

Look Ify am home by d 28th, why? Aham owu Azuka?  angry

Pres forgive me.  cry

Ify singnature gi ahh wu kwa kpppuuuuum.  cheesy. It is well. Odim ka oge agawa na, in other words ur getting old. Nevermind oge chukwu ka nma. Though it may tarry it will come to pass. Di ga bia ohhh!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 9:22pm On Dec 15, 2008
Ikocracy hahahahaha na u bi this? kee kwanu maka nwa iraq?
Ify onye tubara gi ime? owu agaba123 ka owu fakatan ka obu nwoke lipsrsealed
Adi m 100% na obughi pres grin grin grin
Or maybe imaghi onye nke obu, Ify idi too much.

Agaba isi pres mere gi nini?

Umu Igbo dalu nu ooh
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 9:40pm On Dec 15, 2008
presido1:

Ify onye tubara gi ime? owu agaba123 ka owu fakatan ka obu nwoke lipsrsealed
Adi m 100% na obughi pres grin grin grin
Or maybe imaghi onye nke obu, Ify idi too much.
Agaba isi pres mere gi nini?
Umu Igbo dalu nu ooh

In other good words, what are u trying to say? Ehn Pres, ar u saying na Ify nwa oma, na aja(in other words sleeps well) pieces.  angry

Pres kpacha kwara anya, angry but dont hesitate to say the truth as well. cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 9:46pm On Dec 15, 2008
Bia Ikomi shatap, grin grin grin
Owu kwa gi kwuru owughi kwa pres.
mara ify adika naw, how kwanu i go talk that kinda talk

nwokem how far, kee ka obodo di?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 9:48pm On Dec 15, 2008
Oboy I dey, I told u av been busy.  angry

grin  grin  grin  grin  grin  grin  grin  grin.

Oboy meet m 4 yahoo sometime on Saturday make we talk 4 phone e don tey.  cheesy

Av got to go now. Make we talk later.  cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:02pm On Dec 16, 2008
angry angry angry
@agaba. . . undecided kiss more money cheesy
@Elos dalu ezigbo mmadu.a nam ele anya imu ejima n'ike nke Chukwu.i ga alota ulo?
bia Ikomi na Pres,agadi abuo na agwo ofe gbara uka,owu asiri guwa unu o buru aham ka unu ga eji were mere topic ka o bu nini?
Pres,isi amu gi zakwa dia angry
Ikomi,akpa amu gi zakwa dia sad
slimfine,ndeewo.i budi nwoke ka i bu nwanyi sef?
@mmadu niiiiiiile,onwa december na orutego cheesy cheesy cheesy
biko a nam acho onye ga a dashim Infinity suv grin
Rommmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmy,ole ebe ino?na panti Ifygurl?LOL cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by asha80(m): 9:08pm On Dec 16, 2008
@agaba. . . more money
@Elos dalu ezigbo mmadu.a nam ele anya imu ejima n'ike nke Chukwu.i ga alota ulo?
bia Ikomi na Pres,agadi abuo na agwo ofe gbara uka,owu asiri guwa unu o buru aham ka unu ga eji were mere topic ka o bu nini?
Pres,isi amu gi zakwa dia
Ikomi,akpa amu gi zakwa dia
slimfine,ndeewo.i budi nwoke ka i bu nwanyi sef?
@mmadu niiiiiiile,onwa december na orutego
biko a nam acho onye ga a dashim Infinity suv
Rommmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmy,ole ebe ino?na panti Ifygurl?LOL

Akpiri ogologo shocked tongue
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:11pm On Dec 16, 2008
asha 80:

Akpiri ogologo shocked tongue
lol
ihe oma o soro gi nso?
i nwere,o burugodi otu tyre ya i ga a dashim? cheesy
ngwa,honda end of discussion nko? grin grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 9:32pm On Dec 16, 2008
otele agbaalanuoooooooooooooooooooo
otele mgbeke eeeeeeee
otele mara mma ooooo

umuigbo, kedu nke n'eme n'ekeresimesi nke afo a eeeeeeeeeeeeeee
credit crunch egbuolanu anyi na afo a,
odika anyi ga eme postpone travel ekeresimesi nke afo a
after all, otele gbara plural ebe obula mmadu di grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by asha80(m): 9:37pm On Dec 16, 2008
lol
ihe oma o soro gi nso?
i nwere,o burugodi otu tyre ya i ga a dashim?   
ngwa,honda end of discussion nko?   

O nani end of discussion? Gini mere iju maka hummer? tongue
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:12pm On Dec 16, 2008
ifyalways:

Rommmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmy,ole ebe ino?na panti Ifygurl?LOL cheesy

HAHAHAHHAHA i na akpo m paedophile? Ifygurl bu obere nwa cheesy cheesy

Ify idi ime n'ezo okwu?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 10:54pm On Dec 16, 2008
romeo:

HAHAHAHHAHA i na akpo m paedophile? Ifygurl bu obere nwa cheesy cheesy
Ify idi ime n'ezo okwu?
Hahahahaha romanus obu gi na aju odika ajuju nke a?
itz confirmed but ihe anyi including ify na amaghi bu onye di responsible for the afo ime shocked shocked shocked
Okwa ikomi kwuru nke a, fake si na obughi ya, ikomi denied, aka pres di kwa ocha.

Ka anyi lee nu ma owu tosh/otele. since condom ya gwuru onwere ike ogara flesh to flesh.

Ify d afo obukwa nu how many months now.

anyway weda or wedant ebe nwa siri loo uwa ya hiri. cool cool cool
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chamotex(m): 1:08am On Dec 17, 2008
Igbo Kwenu! Kwenu!! Kwenu ooooooooooooo

our people talk say na small shit dey block yansh o

nna, i just say make i wish una Merry Christmas o
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 3:10am On Dec 17, 2008
Igbo ekelee m unu oo!!

Bia, kedi ihe onye obula no na-asu bekee ebea? O bu na ike adighi unu ide n'Igbo?
Ihe ozo. . . Nna m alodula (amaghi m otu aga esi kwuo ya na Igbo Izugbe). Njem nke ya gara nke oma. O nwetara m Akwukwo Nso Igbo ma nwetakwara m Akwukwo Abu Igbo. Obi di m uto na njem nke ya gara nke oma. Anyi vu na uche ila Naijiria na afo nke na abia. O wutere m na anyi enweghi ike igakwa n'ekeresimesi na n'ihi na ego adighi.

Anyway, all the same, ndeewo nu. Ka ekeresimesi unu gaa nnoo nke oma.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:34am On Dec 17, 2008
asha 80:

O nani end of discussion? Gini mere iju maka hummer? tongue
a likeghim hummer >: tongue
romeo:

HAHAHAHHAHA i na akpo m paedophile? Ifygurl bu obere nwa cheesy cheesy

Ify idi ime n'ezo okwu?
lol
echekwam ma o bu loovu na egbu gi na di nwa. cheesy
Romy,ole udi ajuju i na aju ihea?a di m ime cheesy for lipsrsealed kiss
presido1:

Hahahahaha romanus obu gi na aju odika ajuju nke a?
itz confirmed but ihe anyi including ify na amaghi bu onye di responsible for the afo ime shocked shocked shocked
Okwa ikomi kwuru nke a, fake si na obughi ya, ikomi denied, aka pres di kwa ocha.

Ka anyi lee nu ma owu tosh/otele. since condom ya gwuru onwere ike ogara flesh to flesh.

Ify d afo obukwa nu how many months now.

anyway weda or wedant ebe nwa siri loo uwa ya hiri. cool cool cool
aka Pres a dighi ocha,infact owu gi tuwaram ime,mu na ndi ozo ji okpu nnabuenyi,don't even let me start talking hia angry own up to your responsibility with obi ocha else angry
Chineye lol,sometimes engli-igbo na adi uto na nti cheesy ndeewo
@Chamotex,i bu onye igbo?mgbe o bula you and big/small shyte. . . .na wao u cheesy happi ekeresimesi all da same
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 4:04am On Dec 17, 2008
ifyalways:

Romy,ole udi ajuju i na aju ihea?a di m ime cheesy for lipsrsealed kiss
Hmm. . . amadighi m ma m kwesiri iju gi ajuju gbasara ihe i kwuru n'ihi na am still young. . . not an adult yet. So, ka m just si gi congratulations. Kama aga m agwakwa gi ihe m ji agwa nne m na nna m. O ga adiri onye obula mma ka ha mara na ha muo nwa, ha a-sainichala aha ha na contract. grin Terms contract ahu di egwu oo! O buru na i di ime eziokwu, congratulations, kama mara na i di in for a ride.  grin  cool

ifyalways:

Chineye lol,sometimes engli-igbo na adi uto na nti cheesy ndeewo
Oh. O di mma.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 6:58pm On Dec 17, 2008
chamotex:

our people talk say na small shit dey block yansh o

Very true, but there is a complaint am going to make to members of this thread now against Pres. The only thing is that am not sure if its small shit or mighty shit, but it sure blocked a big yansh (in other words lady) from visiting this site.

ChinenyeN:

O buru na i di ime eziokwu, congratulations, kama mara na i di in for a ride.  grin  cool
Oh.

Chinenye u can say that again because it rhymes wit my complaint.

Every member of this thread should join me in asking Pres where is NnenneIgbo.  angry

I think its time I let u guys know whats been happening.

Romeo can u remember when NnenneIgbo and Pres (then Fromuk) were exchanging numbers and addresses, and we all wished them happy, happy.

Well I must let u all know now that Pres (then Fromuk) disappointed NnenneIgbo.  angry

The story goes thus:

After an exchange of phone numbers and addresses (between NnenneIgbo and Pres), a meeting was planned and of course I was invited as a neutral person to sit at the table, this all happened in London Starbucks coffee shop.

Guys Pres and NnenneIgbo didn't even allow me enjoy my aux croissant and tea, for them it was love at first site, they were laughing at every of each other's joke. Being my normal and positive person I said a prayer 4 both of them.

To cut long story short, Pres in his smart ways took one shot (if u all no what I mean). But this shot resulted in a pregnancy, which Pres still in his smart and crook filled ways denied. This act broke NnenneIgbo's heart (to put it mildly) so much, I have been pleading to Pres to go back and make amends with NnenneIgbo, but Pres would not, rather he said that why should he stick to a woman when there are so many on the net not to mention nairaland.

This single act of Pres has so devastated NnenneIgbo, that the beautiful young energetic lady, does not visit this thread anymore.

I hope every member of this thread would join me in telling Pres that his actions are very bad,  angry. Even if he would not apologise to NnenneIgbo, let him not do the same to any other girl on this thread.

Pres  angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 7:17pm On Dec 17, 2008

Nnenneigbo nkem ka presido churu ime? Ewu ata m igu n'isi shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 7:19pm On Dec 17, 2008
romeo:

Nnenneigbo nkem ka presido churu ime? Ewu ata m igu n'isi shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked
Romeo, o kwa inorona ebe ina ekpe na afa nna ndi ozo ejuputa na grazia.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 7:22pm On Dec 17, 2008
oziomatv:

Romeo, o kwa inorona ebe ina ekpe na afa nna ndi ozo ejuputa na grazia.

Ohh boy!! ihe a bughi obere okwu shocked shocked
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 7:26pm On Dec 17, 2008
Ikomi:

Every member of this thread should join me in asking Pres where is NnenneIgbo.  angry

I think its time I let u guys know whats been happening.

Romeo can u remember when NnenneIgbo and Pres (then Fromuk) were exchanging numbers and addresses, and we all wished them happy, happy.

Well I must let u all know now that Pres (then Fromuk) disappointed NnenneIgbo.  angry

The story goes thus:

After an exchange of phone numbers and addresses (between NnenneIgbo and Pres), a meeting was planned and of course I was invited as a neutral person to sit at the table, this all happened in London Starbucks coffee shop.

Guys Pres and NnenneIgbo didn't even allow me enjoy my aux croissant and tea, for them it was love at first site, they were laughing at every of each other's joke. Being my normal and positive person I said a prayer 4 both of them.

To cut long story short, Pres in his smart ways took one shot (if u all no what I mean). But this shot resulted in a pregnancy, which Pres still in his smart and crook filled ways denied. This act broke NnenneIgbo's heart (to put it mildly) so much, I have been pleading to Pres to go back and make amends with NnenneIgbo, but Pres would not, rather he said that why should he stick to a woman when there are so many on the net not to mention nairaland.

This single act of Pres has so devastated NnenneIgbo, that the beautiful young energetic lady, does not visit this thread anymore.

I hope every member of this thread would join me in telling Pres that his actions are very bad,  angry. Even if he would not apologise to NnenneIgbo, let him not do the same to any other girl on this thread.

Pres  angry

If it were in Afghanistan Pres. should have been sex starved for 10 years.
  But what happens to the baby? I hope Pres. will give child support?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:30pm On Dec 17, 2008
oziomatv:

Romeo, o kwa inorona ebe ina ekpe na afa nna ndi ozo ejuputa na grazia.

I have always said na iwu onye ozi ojuo, instead of u to admonish Pres, ina akpo Romeo.

Iwu onye ozi Ojuo, and we will make sure that na ozi gi aghagi agafe Radio, so we wont see ur face. angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 7:33pm On Dec 17, 2008
romeo:

Ohh boy!! ihe a bughi obere okwu shocked shocked
I ga ano ebea  fa atucha the whole girls ime, ebe ino na eme getleman,

Now Romeo my advise now in any girl biara na igbo thread from now on kporo ya ga tua ya ime. ya buru na okweghi  you can fax the sperm or even email it anyhow, iwe ewe la mu now.

Gini mere any girl Romeo tinyere aka fa a tuo ya ime, now atugo fa ify ime onwa isa.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 7:34pm On Dec 17, 2008
Ikomi:

I have always said na iwu onye ozi ojuo, instead of u to admonish Pres, ina akpo Romeo.

Iwu onye ozi Ojuo, and we will make sure that na ozi gi aghagi agafe Radio, so we wont see ur face.  angry

  Ana m enyo gi enyo, idi sure na obughi gi kwa doro atutu ime a?

Ana akpo gi ikom obu iko dia jiri kwa nwayo na akwa.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:40pm On Dec 17, 2008
oziomatv:

Ana m enyo gi enyo, idi sure na obughi gi kwa doro atutu ime a?

For okwu Ikwuru abanam, I will wait till ndi obi oma abata thread ahh and help me tell Pres off. U want to put it on me, ma NnnenneIgbo ona eyi paint, ma ona eyi swimsuit, ka owu crocheti. Ikomi amaro. angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 7:45pm On Dec 17, 2008
Ikomi:

For okwu Ikwuru abanam, I will wait till ndi obi oma abata thread ahh and help me tell Pres off. U want to put it on me, ma NnnenneIgbo ona eyi paint, ma ona eyi swimsuit, ka owu crocheti. Ikomi amaro. angry
Oga aka mma otua maka na okwu gi na ada iyori iyori na nti.

Ma mu onwe m ga anakpu ura ka odiba mbosi ozo.

Igbo ka odiba nu.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:58pm On Dec 18, 2008
kpom kpom kpom, onye no ya?

(1) (2) (3) ... (559) (560) (561) (562) (563) (564) (565) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 79
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.