Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,208,614 members, 8,003,139 topics. Date: Friday, 15 November 2024 at 08:13 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (491360 Views)
Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (560) (561) (562) (563) (564) (565) (566) ... (579) (Reply) (Go Down)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:51pm On Dec 18, 2008 |
olee ebe umuigbo gara taa? alaaalaha ekeresimesi? faketan ifyy. . . . ifyy m oooo romanus chika asha babyosisi grafikmaster kedu ebe unu no eeee, unu emepego threadi ohuru? unu agwaghi nwa mama |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 6:17pm On Dec 19, 2008 |
Tosh uche gi adikwa na ihe ikomi kwuru ebea? Nnenneigbo nkem ka Presido tubaru ime iwe di m n'aru too much |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 7:29pm On Dec 19, 2008 |
Ndi igbo ibem, ndu mmiri, ndu azu! merry ekeresmesi to onye obula and happy afo ohuru |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:53pm On Dec 19, 2008 |
chei, nnenneigbooooooooooo . . . . onye mere gi ihe a . . . . . amakwa m ama oge m na ahapu obodo eliza na nsogbu dikwa ebe umuoma anyi dosara na UK no presido, i ga akwu ugwo ihe iriri. . . . |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 2:52pm On Dec 20, 2008 |
Pres you dont want to speak to me okwa ya? Well this song is for u http://uk.youtube.com/watch?v=mOU0HCn5hUY Look Pres am not letting u off on this. Okwa gi? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 5:20pm On Dec 20, 2008 |
Tosh Onwere ihe obula i choro I ji mee ka Onye ntori a bu Presido, o ji nwayoo ara kwuo ugwo ihe oriri, I mee ka m mara. O burugodi I gbubi the thing A ga m ejide the guy ga-egbubie ya |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 5:35pm On Dec 20, 2008 |
Tosh Onwere ihe obula i choro I ji mee ka Onye ntori a bu Presido, o ji nwayoo ara kwuo ugwo ihe oriri, I mee ka m mara. O burugodi I gbubi the thing A ga m ejide the guy ga-egbubie ya |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 7:01pm On Dec 20, 2008 |
otele agbaalanu nwanne m, otele agbaalanu o, otele agbaalanu, k'anyi kpoo ya, otele oma. kponu ya, otele oma kponu ya otele oma . . . . . . . abu . . . |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 8:52pm On Dec 20, 2008 |
otele: Otele oma kwa? Kedu ihe di mma n'otele? Ekene m gi kenee ihe na-emere gi ihe |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Uche2nna(m): 8:56pm On Dec 20, 2008 |
otele: |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 9:02pm On Dec 20, 2008 |
Igbo bu Igbo. Ekenekwa m unu. Nke onye chili, ya zelu. Unu ga-agba ekeresimesi afo a n'udo na on*u Unu niile ga-ahu afo ohuu 2009 Ihe unu ga-eri bia ma nke ga-eri unu a biala Unu ga-agba oso ma ike agaghi agwu unu Ajo ihe na-eme n'ihu, unu ga-ano n'azu, O na-eme n'azu, unu ga-ano n'ihu Naani kwubakwanu aka oto Nwa mmoo emegbula nwa mmadu ma nwa mmadu emegbukwala nwa mmo O ga-adiriririririririririririririririiriririririririririririririri unu niile mma Amin Ya gazie |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 9:02pm On Dec 20, 2008 |
Agaba123 isi iga egbubi nini, that is man cruelty ma awuru na imaghi. 10 years with hard labour wu the ponishmenti Ikomi Aga m enye gi tusa-tusa ma iga e taki time. gi anwoo piii ka monshege na ynot. wetin person do 4 inside ka i biara ebe mee opendencial. Toshman nwa mama, obere nsi na emebi ike umunwanyi, onye ara azuru azu, ogba uto asa aru, ole ebe ino? onwere breeeking news ana ako ma gi Nwa india ahu (nke hindu) bi na kardiff muru nwa half india half mbano, kee ihe iga ekwu gbasara ya. Igbo ekene m |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:55pm On Dec 20, 2008 |
ebelebe igba Biko o nwere onye huru Darfur? Ikomi,O gini gbasara gi na ije rove na rust di na etiti nnenneigbo na Presido?Onye ziri gi bia koro anyi ihe merenu?owu na i nweghi ike i kwusi asiri na ndu gi?nnenne abu nwatakiri ka o bu Pres bu tata hia ihe dinmkpa abuo weputara obi ha mee ka i biara hia na ekwu ka o nwere onye megidere ibe ya,biko go sidddon for shyte jare.asiri kpaka ute @Chika,happy ekeresimesi nwanyi oma. Toshman since when ka m bidoro iwu ify gi? okwa i sim na ihem adighi uto ka nke felimbombo?biko gawara onwe gi dokwa and ntooo,oyi ga atugbu gi na ohio lol baby m ooooooooo Romy,i ga alakwa ekeresimesi?kedu dede oma? @agaba. . . .i si na ino ebe sef?agadi na agwo ofe,feghariba missed u lots baby loving and roving cant done @Echelon,lol happy ekeresimesi too.Ka ekpere gi rekwara gi onwe gi,Amen ! Uche2nna anya m jiri hu gi akpokwana.happy ekeresimesi @Otele nshi. . . . .birikwe ooooo.i ga adi ndu rute ebighebi @Pres dimnkpa kwesiri ikwanyere onwe ya ugwu ka umuaka hapu iji ya gba fut na hand ball owu nwannem nwanyi ga i ji eti play?amu zakwa gi dia m nweta gi na Orlu,i swear with otele Otele,m ga eme gi many many things.agadi dika gi.no go settle down and face ya warrant. lol,Pres nkem how far? @umu igbo niile,GC,Jenny,Oziomatv,Ogamba,Elos-Agos na ndi nile in one way or the other so we bulite threradia elu na afo a ma kasie onwe anyi obi,nye onwe anyi ihe egwuregwu na ihe ochi na obi oma,Ka Jah gozie ma chebe anyi nile na afo ohuru a anyi na acho ibanye.iseeeeeeeeeeeeeeeeee otu rove @Darfurrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrr,irikwa nke wu ndu sef?happy ekeresimesi dede ala wu otu |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 10:02pm On Dec 20, 2008 |
Ify odika iji anyi amu edemede igbo, make i go borrow enyo anya bia guo novel nke a idere. Enyi gi nwoke na alu nwanyi na orlu ka obu enyi nwanyi na alu di na orlu. which ever way orlu wu ebe ano. nwanyi aluru na alu rara suger, nwoke luru nwanyi na orlu rara honey sef. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:05pm On Dec 20, 2008 |
Gerrrrrrrout Papa ejima Pres dokita si na obi gi tuwara m ime ole ihe anyi ga akoro agaba? as for ndi Orlu,onum sharrrrrrrrrrrrrap but o buru na ndi Orlu boys nile dika gi then,egwu dikwa,hoha |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:10pm On Dec 20, 2008 |
Chineyem,Asha na Osisi,happy ekeresimesi na afo ohuru oma too |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 12:09am On Dec 21, 2008 |
ifyalways:Ok owu nke ahu anyi mere na ime kitchen oge i'na esi ofe ka obu nke ime room Agaghi m alike ka oburu nke anyi fufere oto mee b4 the ejima ga awu agavu. Ina atu agaba ujo ebe m no ebe a, don't lemme vex now ifyalways:irony, opposite and jokin |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 1:05pm On Dec 21, 2008 |
Aghotaghizim somethings ana ekwu ebea Presido, Kedu ihe asiri na I mere? Gwam whether ma o bu false allegation or na obughi? Ikomi, I budu onye 'uwe ojii' sef? Ka i bu onye na investigation 'ime odidi'{Pregnancy} Ify ANYI Kedu maka taata? Ejim n'aka na ahu di ya nma? Ify, threadia will live ebiyaebi and forever. Ihe Presido ha na ekwu mere mcheta ekwu a: 'Nkechi onye tubara gi ime? Nkechi: Anom na nro O na asim ka anyi jee' NDI IGBO NIILE, Ekpere m bu na: Chineke ga eduba anyi nile na afo 2009 AMEN |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 9:06pm On Dec 21, 2008 |
@ify police mechara jide darfur o na asa ajuju na paddington station as of today. nke ya agwula ify, soo presido tuwara gi ime . . . . tufia? presido . . . don't worry, mu na faketan nwere plan for presido. iko ya ejuchabeghi yet. @otele eche m na asi na i no ulo ogwu? anuru m na ekpenta biara gi last month? biko ebutekwara la anyi ekpenta na threadia otele nwuru anwu faketan nwanne m, na ndi oma n'agu ihe m na ede, na umuigbo n'ile ndi obioma, lekwanu egwu oma gere https://www.youtube.com/watch?v=PUIbaPY1PuQ |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 9:10pm On Dec 21, 2008 |
toshmann:Kee kwanu ngbe iko presido ga eju? owu oge ogboo Ikomi? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 9:12pm On Dec 21, 2008 |
o one day agents anyi na a-watchi gi tenaciously dauda |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 3:37pm On Dec 22, 2008 |
ifyalways: Elos Agos: What do u mean, unu na support Pres, Look Elos Agos I know it might not mean much to u because onye aturu ime imaghi ya. But am sure Pres ga atu nwanne gi nwayi ime soon, then u will get the true picture. Otuo na Ifyalways ime already, so IfyPregnant does not care. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:24pm On Dec 22, 2008 |
iko presido ga eju very soon. amaghi m wny presido ga eji eri the thing without condom oburu na ojighi ego condom, o gara agwa nwa mama ka nwa mama fax-iara ya enough condom with obele commision( , nwa mama go take one turn) .but ya aju, gaa ihe a without . . skin dive, ka uto ya puta ihe my na fake nwere great plans for presido. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:52pm On Dec 22, 2008 |
ChinenyeN biko aha nwanne gi nwanyi o bu Ifeoma ? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:01pm On Dec 22, 2008 |
@Tosh,soo Darfur ga ano na nga gba ekeresimesi? Chukwu agaghi ekwe,kama m ga ree moto Pres zutaram were ego ya gbaputa.Biko ga juo ego ole o ga efu i ji wee gbaputa ya. @Ikomi,ka i na atu onye ozo aka,aka na atu kwa gi.o gini ka i mere GC,Nkasi na Radiant mere ha jiri gba oso na threadia?biko,unu hapu Pres jare,ihe ya na amasi gals,infact Pres na eweta oku,na akulite bandi elu and most importantly o na emesapu aka ole ihe ozo nwanyi na acho? Nwa-uwa,happy ekeresimesi Grafikdon,happy ekeresimesi @mmadu nile,nwanne echi bu emume ubochi a murum and a nam eme ya celebrate na ulo agaba everyone is invited. . . . . . . . . .ihe niile bu free and special featuring and attraction Felimbombo free for all fellas Afo nkea amaka oooooooooooooooooooooooooooo Romy,kedu? ole ifeoma i na acho?hehe |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:10pm On Dec 22, 2008 |
Isi nam churu Nkasi? ifyalways: Owu these reasons mere Tosh adighi achuta nwanyi. Ify biko let us know, ihe Tosh odi mpempe? I think so too, kama ona ezi ha condom first, which is insulting to um nwanyi. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 7:11pm On Dec 22, 2008 |
Tosh Happy ekeresimesi!!!!!!!!!!! Mgbe idi njikere mee ka m mara. Condom ob so okpo ole? Presido bu eri ago Chere ka m nweta the snake ka anyi gbubie ya isi Ifyp . . . . . kedukwanu? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:13pm On Dec 22, 2008 |
agaba123: Agaba P oputara what? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 7:16pm On Dec 22, 2008 |
Ikomi:Ikomi Inoghi in the spirit. I kaara ighota ihe p putara |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:18pm On Dec 22, 2008 |
Eeeehhhnnnnn, spirit oma ka owu spirit ojuo? Wokem nodiwa na ur spirit ohhh. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 7:21pm On Dec 22, 2008 |
Ngwanu hapunu ebe i na-achoghi i no na muo ka ndi no na muo kparitawa uka n'ime muo ekeresimesi oma |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:29pm On Dec 22, 2008 |
yeah nodiwa na ala umuo kamuwa nodi na ala ndi nmadu, at least that way am sure nayi agha ahun. Chukwu gozie gi. Ngozi ona eru ala umuo? Because okwu anaghi ezu nwa ahu ike, gam gam ya di too much. |
(1) (2) (3) ... (560) (561) (562) (563) (564) (565) (566) ... (579) (Reply)
Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 43 |