Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,199,713 members, 7,972,626 topics. Date: Friday, 11 October 2024 at 02:35 PM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (551) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (487614 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (548) (549) (550) (551) (552) (553) (554) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 10:31pm On Oct 19, 2008
agaba123:

Nne Iji afo ole m di eme gini? Ihe onye na-eme si na chi. Aro ole onye di abukenere ihe baara uru

Achoro m ima. Oweghi ihe ojo di na ya.

Danke: asim kam bia leharia anya.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 10:35pm On Oct 19, 2008
asi kwam ma i'lakpoo la with saying good nite.

Bia jenny ebe a awughi nazi thread.

Nne afo ole odi na eme ya ihere, o'kaaala.
agaba na my 1st uncle wu klass mate oge ana agu standard six about 45 yrs ago. grin grin grin
ma uncle si na oma akwukwo dat time but adika uburu ata go nchara now.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 10:36pm On Oct 19, 2008
chika98:

Achoro m ima. Oweghi ihe ojo di na ya.

Danke: asim kam bia leharia anya.

Agaghi m agwa gi ebe a. Ka ma mara na m etozugo ihe e ji nwoke eme ma o buru nke ahu ka ichoro ima.

Abughi m chinenyeN
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 10:39pm On Oct 19, 2008
presido1:

asi kwam ma i'lakpoo la with saying good night.

Bia jenny ebe a awughi nazi thread.

Nne afo ole odi na eme ya ihere, o'kaaala.
agaba na my 1st uncle wu klass mate oge ana agu standard six about 45 years ago. grin grin grin
ma uncle si na oma akwukwo that time but adika uburu ata go nchara now.



Chei, maka gini ka 45 years ga-eji eme m ihere? Ka ma o ga-eme ihere, a ga m ekele chukwu maka inye m ndu yokwa ya maka another 45 years. grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 10:40pm On Oct 19, 2008
agaba123:

Agaghi m agwa gi ebe a. Ka ma mara na m etozugo ihe e ji nwoke eme ma o buru nke ahu ka ichoro ima.

Abughi m chinenyeN

Ngwanu ahotaram.

presido1:

asi kwam ma i'lakpoo la with saying good night.

Bia jenny ebe a awughi nazi thread.

Nne afo ole odi na eme ya ihere, o'kaaala.
agaba na my 1st uncle wu klass mate oge ana agu standard six about 45 years ago. grin grin grin
ma uncle si na oma akwukwo that time but adika uburu ata go nchara now.
Onu gi eh? Ahubeghim mbu!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 10:43pm On Oct 19, 2008
agaba123:

Agaghi m agwa gi ebe a. Ka ma mara na m etozugo ihe e ji nwoke eme ma o buru nke ahu ka ichoro ima.
i'tofe go long time otherwise gwa ya afo ole idi, atu kwala asi.

agaba123:

Chei, maka gini ka 45 years ga-eji eme m ihere?
maka ika wu bachelooo epighari na C London grin grin grin grin

chika98:

Onu gi eh? Ahubeghim mbu!
hahahahahaha onu m?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 10:53pm On Oct 19, 2008
eeh abu m bachelor by choice
kedu etu m ga esi hapu umu oma juru ebe a ju bikwudoro ofu onye. achoghi nwanyi obi ga-agbawa

Iwepuru otu afo na afo ole m di. A di m 46 years.
Umu asa na-ato uto.
Kpachara anya a ga m achukwu enyi gi nwanyi ma o buru na O nwere nke inwere
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 10:58pm On Oct 19, 2008
Presido: Orubeghi mgbe iji alaba? ula otuwabeghi gi?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 10:59pm On Oct 19, 2008
agaba123:

eeh abu m bachelor by choice
kedu etu m ga esi hapu umu oma juru ebe a ju bikwudoro ofu onye. achoghi nwanyi obi ga-agbawa

Iwepuru otu afo na afo ole m di. A di m 46 years.
Umu asa na-ato uto.
Kpachara anya a ga m achukwu enyi gi nwanyi ma o buru na O nwere nke inwere
how can u be 46 when you finished standard six 45 years ago, odika gbanaa nke abalia wu jumbo size.

enyi m nwanyi/ma princess lie lie thats why oga eji private jet abia with plane cloth security men around her.
moreover odi alegik to ndu di above 27yrs. grin grin grin grin so oru gi kuru front and bak almost 53 undecided undecided undecided undecided

chika98:

Presido: Orubeghi mgbe iji alaba? ula otuwabeghi gi?
Okwa gi ka m na eche ka anyi labaa.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 11:03pm On Oct 19, 2008
presido1:

how can u be 46 when you finished standard six 45 years ago, odika gbanaa nke abalia wu jumbo size.

enyi m nwanyi/ma princess lie lie thats why oga eji private jet abia with plane cloth security men around her.
moreover odi alegik to ndu di above 27yrs. grin grin grin grin so oru gi kuru front and bak almost 53 undecided undecided undecided undecided
Okwa gi ka m na eche ka anyi labaa.
Biko kedu onye bu enyi gi nwanyi? chika98?

hehehe na so? meaning na i na-akwu aguu na agbenyighi na I di 27 years. Jekwa chekia weapon of mass destruction gi mara ihe ha ji agbara gi oso.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 11:07pm On Oct 19, 2008
agaba123:

Agaghi m agwa gi ebe a. Ka ma mara na m etozugo ihe e ji nwoke eme ma o buru nke ahu ka ichoro ima.

Abughi m ChinenyeN

Ehm. . . O bu gini mere i jiri kwuo aha m?   Biko. . . abughi m nwantakiri anymore. Etofeela m stage ahu.  cool
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 11:10pm On Oct 19, 2008
agaba123:

Biko kedu onye bu enyi gi nwanyi? chika98?
Hahahahahaha Iwe obia la gi? pele ma owuru ndi ofe mmanu.
Look when u gat the money and age is by urside u gat the power as well.

Agaba by the time nga eru ur present age i will rule the world grin grin grin grin grin

ChinenyeN:

Ehm. . . O bu gini mere i jiri kwuo aha m?  Biko. . . abughi m nwantakiri anymore. Etofeela m stage ahu.  cool
Chinyere biko iwe ewe la gi o'justuru finishee ofu rap jamba now with mmanya oku(sapele water).
He will apologise when him eye clear. he is under the infulence of some cheap liquor tongue tongue tongue tongue
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 11:10pm On Oct 19, 2008
ChinenyeN:

Ehm. . . O bu gini mere i jiri kwuo aha m?   Biko. . . abughi m nwantakiri anymore. Etofeela m stage ahu.  cool
E yaa Okenye sorry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 11:14pm On Oct 19, 2008
presido1:

Hahahahahaha Iwe obia la gi? pele ma owuru ndi ofe mmanu.
Look when u gat the money and age is by urside u gat the power as well.

Agaba by the time nga eru ur present age i will rule the world grin grin grin grin grin
Chinyere biko iwe ewe la gi o'justuru finishee ofu rap jamba now with mmanya oku(sapele water).
He will apologise when him eye clear. he is under the infulence of some cheap liquor tongue tongue tongue tongue

Eekwa nna iwe ginikwa. Mabanunu . . .iwe gbakwaa oku
E yaa ebidoro m i rule tupu your present age. You are leaving it late grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 11:14pm On Oct 19, 2008
agaba123:

E yaa Okenye sorry
o'kwa agwara m gi na anya clear ya oga asi gi sorry.
Agaba wu ma uncle's friend so ama ya nke oma. He can't insult you under normal circumstance.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 11:15pm On Oct 19, 2008
@Agaba
nwoke m ga m ga hie ura jor.
Gud nite.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 11:17pm On Oct 19, 2008
presi grin grin grin grin

agawala m jare

see ya
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 11:18pm On Oct 19, 2008
presido1:

@Agaba
nwoke m ga m ga hie ura jor.
good night.

Ngwanu anyi ga egwu mgbe ozo. Nite nite.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 11:24pm On Oct 19, 2008
Hahaha. . . unu na-ato m ochi ebea.

Agaba123, mmekpa-ahu adighi. Hehe. Anyway, ka m gaa continu-kwa ihe m dira eme.

Ndeewo nu oo! Chineke gozie anyi niile.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ezeagu(m): 11:29pm On Oct 19, 2008
oops
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 2:42am On Oct 20, 2008
ezeagu:

I want some egg roll and meat pie.


Nna,
O dika i maghi ebe McDonald di.

Biko, e gokwala adigboroja(fake).
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 2:46am On Oct 20, 2008
ChinenyeN:

Ama m na "Mgbe ahu" putara "that" na okwu Igbo. Ihe m dira acho ima bu otu eji-asi "mgbe ahu" na sentence dika. . . "Since you say you are listening [b]then why did you say something like that?[/b]" . . . Ama m na obu na "then" ahu bu ebe ndi Ngwa ji-asi "mgba". Achoro m ima ihe o putara na Igbo Izugbe.

Igbo ekelee m unu oo! Olee otu unu di? O ga adiri anyi niile mma. Ndeewo nu.


"Since you say you are listening then why did you say something like that?"       putara

""Ebe I siri na I na ege nti, mgwa gini kpatara i jiri kwuo ihe di otu ahu?""
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 1:12pm On Oct 20, 2008
[b]n[/b]gwa not [b]m[/b]gwa wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:50pm On Oct 20, 2008
[size=28pt]i need condoms[/size] . . . angry abeg, winter a-bia-la
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 3:43pm On Oct 20, 2008
anu a na-agba egbe O na-acho condom

Otu onye a na-asi unu abiala
igbwurube

Omeka nna ya
Omeka agu n'elu nwanyi

Toshieeeeeeee nna gi muru gi.

Biakwa lee condom were eme ije nwufuo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 9:29pm On Oct 20, 2008
Umuasa nwere power di egwu atu oyi grin grin grin, page ato ka presido na agaba dere under 20 minutes grin grin grin

Umuigbo ekene kwa m unu nile smiley
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 10:05pm On Oct 20, 2008
romeo:

Umuasa nwere power di egwu atu oyi grin grin grin, page ato ka presido na agaba dere under 20 minutes grin grin grin

Umuigbo ekene kwa m unu nile smiley

Romeo Ikwesiri I mata na o bu anya ahu nwanyi na nzuzo bu presi mere nke. Ihe ijiri hu m ebe ahu bu maka achoghi m ka presido na chikala noro soso ha ka oghara imeru nwa ahu aru. I manu way presi

Nke ya ikwere ma Ikweghi a ga m ahuriri panti gi. grin grin grin

O buru ma ogologo okwu adighi na uka mgbede
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ghettochyk(f): 11:19pm On Oct 20, 2008
ndi Igbo, o gini mega?!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 11:23pm On Oct 20, 2008
onwero ife na-emenu.
Udo di ghettocykala, obodo dikwa behuge
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ghettochyk(f): 12:16am On Oct 21, 2008
ok, o di nma
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ElosAgos(m): 12:52am On Oct 21, 2008
toshmann:

i need condoms . . . angry abeg, winter a-bia-la

Echerem na ana akpochi olu uzo ebe ndi ara na ebi akpochi.
Kedu ka otu n'ime ha siri putazie ebea.
Gbaghara m

agaba123:

n[/b]gwa not [b]m[/b]gwa wink

Daalu. NGWA


[b]Toshmann, biko mee ka EZIGBO onye Igbo.

NNOO.

ghettochyk:

ndi Igbo, o gini mega?!

Nne, onweghi ihe mega[/b]ranu.
Daalu.

[center][b]
ABU EZIGBO NWA AFO IGBO, KEDU MAKA GI ONWE GI?
[/center]
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Danke: 3:35pm On Oct 21, 2008
igbo hiii cool



toshmann:

[size=28pt]i need condoms[/size] . . . angry abeg, winter a-bia-la

odika oga kanma nmadu nine gbefuo amu gi

gi na nwan ne gi nwoke otele bu ofu,nwanyi aga egbu unu

(1) (2) (3) ... (548) (549) (550) (551) (552) (553) (554) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 43
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.