Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,200,695 members, 7,975,702 topics. Date: Tuesday, 15 October 2024 at 10:49 AM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (151) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (302358 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (148) (149) (150) (151) (152) (153) (154) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 12:35pm On Apr 15, 2013
Ify nakwa e-check-i grin.

Otele erubeghi 15 ya amaburu nwa holland muru ya amu. Mgbe de girl matara na enyi ya Nwoke wu nwatakiri ya agbalaa holland otele choro Ima udo.

Now otele si na ochoro Onye Igbo , ya ahu gi grin chowa ichu gi. grin
My only concern wu ka somebody jide ya aka before otele achuwa Nwoke Ibe ya. Ima umuaka ala bekee ndia, amaghi m way ha.

grin o di lucky. Asi na ikuru ya solid ifynkwa, ahu ya ahu n'eme ya irukwuru-irukwuru ga a hu nwiii by force grin

I believe otele ka wu virgin sha. Just a noisy one. lipsrsealed
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 12:42pm On Apr 15, 2013
jmoore: chei. asusu anyi ala mmoo. kedu ndi na asu bekee ebe a?
Nwanne imebeghi onwe gi introduce introdunkowa, gi buru Uzo n'eme criticize.
Anyi na anwa nga Ike anyi ha. Ufodu umunne anyi amuru ala bekee anaghi anu ha Igbo but yet ha na agbali bia ebe a, so anyi kwuo na Igbo anyi detu n'oyibo ka ha n'aghotakwa ihe a n'ako.

Lee nwatakiri nwa okorobia Ana akpo otele, amuru ya na London, omaghi asu Igbo nke Oma yet o n'agbali n'ede ya ede. Ma ndi ozo di ka Adaobi na agbali kwa . Odighi mfe mana anyi na anwa.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 12:50pm On Apr 15, 2013
Good one toshyy-umuasa!! Ndigbo Hi.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by jmoore(m): 1:54pm On Apr 15, 2013
@toshmann, nsogbu adiro.

Abum nwafo anambra, onye ogbunike no na oyi LGA mana amurum na aba, abia state.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:03pm On Apr 15, 2013
jmoore: @toshmann, nsogbu adiro.

Abum nwafo anambra, onye ogbunike no na oyi LGA mana amurum na aba, abia state.

Eheee! Ugbua ka ibiara. Ndewo nwanne mmadu. Ifyalways( ifynkwa) wukwa Onye anambra steti. Omakwa aba very well. Inshort Ify ma many places owughi nani aba. grin asikwala na m kwuru cheesy

Ndewo.
Ifyyyyyyyy bia leee nwanne gi Nwoke o!!!!!
Bia nabata ya n'ogbako Igbo nairalandi.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 6:44pm On Apr 15, 2013
toshmann:

Eheee! Ugbua ka ibiara. Ndewo nwanne mmadu. Ifyalways( ifynkwa) wukwa Onye anambra steti. Omakwa aba very well. Inshort Ify ma many places owughi nani aba. grin asikwala na m kwuru cheesy

Ndewo.
Ifyyyyyyyy bia leee nwanne gi Nwoke o!!!!!
Bia nabata ya n'ogbako Igbo nairalandi.
Tosh iwu onye ebea sef? > wawa
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 6:52pm On Apr 15, 2013
Ole ebe Young PIKIN adults ndia gara lipsrsealed
onwere onye huru otele and the two Adas
okwa Umuaka Adults ndia egbubeghi Otele sad with kiss disclamer cheesy cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 6:54pm On Apr 15, 2013
jmoore: @toshmann, nsogbu adiro.

Abum nwafo anambra, onye ogbunike no na oyi LGA mana amurum na aba, abia state.
Ibu nwanne edinanog? tongue
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by jmoore(m): 7:25pm On Apr 15, 2013
DANILSA:
Ibu nwanne edinanog? tongue

Mba oh.. Okadigbo na Osi umenyiora bu umu ogbunike
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:08pm On Apr 15, 2013
jmoore:

Mba oh.. Okadigbo na Osi umenyiora bu umu ogbunike
Nna kedu nke na-eme nu?
A gara m JS 1 na Ogbunike girls before principal ojoo anyi enye m indefinite suspension maka . . . lipsrsealed
Ekele diri Chukwu na a mughi m nwa nwanyi oh.Nsogbu kara idi cheesy

A gara m sekondiri school isee.suspension,expulsion everywhere cheesy
Chaiiii.Okwa Chukwu oh if not Ify lipsrsealed grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 8:15pm On Apr 15, 2013
ifyalways: Nna kedu nke na-eme nu?
A gara m JS 1 na Ogbunike girls before principal ojoo anyi enye m indefinite suspension maka ikwa iko . . . cry
Ekele diri Chukwu na a mughi m nwa nwanyi oh.Nsogbu kara idi cheesy

A gara m sekondiri school isee.suspension,pregnancy,expulsion everywhere cheesy
Chaiiii.Okwa Chukwu oh if not Ify gara wu 2face good gallipsrsealed grin
grin grin grin grin
Ifynkwa cool lipsrsealed
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by donez(m): 8:18pm On Apr 15, 2013
ifyalways: Nna kedu nke na-eme nu?
A gara m JS 1 na Ogbunike girls before principal ojoo anyi enye m indefinite suspension maka . . . lipsrsealed
Ekele diri Chukwu na a mughi m nwa nwanyi oh.Nsogbu kara idi cheesy

A gara m sekondiri school isee.suspension,expulsion everywhere cheesy
Chaiiii.Okwa Chukwu oh if not Ify lipsrsealed grin
Jezzz sekondiri skul ise?..Nwanyi for dat matter, o dika i bu akpa nsogbu back den
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 9:06pm On Apr 15, 2013
donez: Jezzz sekondiri skul ise?..Nwanyi for dat matter, o dika i bu akpa nsogbu back den

Ify añuwala cigar before ya agawa ije. grin
Ify ebiela London, Ireland, Italy, Spain, Jo'burg, Calcutta, Brisbane etc before ya end-ia up na Ghana. Ify gara secondary school ise before ya ele waec. Still oka n'ele waec. Ify eleghi JAMB but o gara university ano, including university of London. Ajukwala m how! grin

Asi na m matara Ify in time, onweghi ihe mere m ji gaghi alu ya. By hook or by condom Crook. ify wu enigma cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:22pm On Apr 15, 2013
donez: Jezzz sekondiri skul ise?..Nwanyi for dat matter, o dika i bu akpa nsogbu back den
lol
A nam agara onwe m,nsogbu a na-acho m okwu.

toshmann:

Ify añuwala cigar before ya agawa ije. grin
Ify ebiela London, Ireland, Italy, Spain, Jo'burg, Calcutta, Brisbane etc before ya end-ia up na Ghana. Ify gara secondary school ise before ya ele waec. Still oka n'ele waec. Ify eleghi JAMB but o gara university ano, including university of London. Ajukwala m how! grin

Asi na m matara Ify in time, onweghi ihe mere m ji gaghi alu ya. By hook or by condom Crook. ify wu enigma cheesy

Tosh o dibeghi late.
Ihe a mu na Nwa Darfur mega ugbu a owu marriage?Enyi a, anya m ka dikwa n'ahia cheesy

Danilsa,I na acho Ify Okwu grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 9:50pm On Apr 15, 2013


Tosh o dibeghi late.
Ihe a mu na Nwa Darfur mega ugbu a owu marriage?Enyi a, anya m ka dikwa n'ahia grin
So tosh wu next target. Sorry Tosh, otua ka isi naa
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:30pm On Apr 15, 2013
ifyalways: lol

Tosh o dibeghi late.
Ihe a mu na Nwa Darfur mega ugbu a owu marriage?Enyi a, anya m ka dikwa n'ahia cheesy
grin

Aka n'ebe akwa ihe mere darfur, gi na acho the next person I ga egbu.
Tosh nwa mama achoghi onwu yet tongue

Otele di lucky, asi na ikpa ra ya aka, o gara ebute oria n'enweghi aha. grin

Ify hapu m aka. Odika imaghi na Maria na Agu threadia everyday.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:31pm On Apr 15, 2013
And by the way igwabeghi anyi ihe mere darfur.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:33pm On Apr 15, 2013
DANILSA: Ole ebe Young PIKIN adults ndia gara lipsrsealed
onwere onye huru otele and the two Adas
okwa Umuaka Adults ndia egbubeghi Otele sad with kiss disclamer cheesy cool
Nnaa umuaka ndi ahu kpara m obioma yesterday cheesy

Odika ha agaala break time.
Otele has gone to lick his wounds grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 8:57pm On Apr 16, 2013
toshmann:
Nnaa umuaka ndi ahu kpara m obioma yesterday cheesy

Odika ha agaala break time.
Otele has gone to lick his wounds grin

Otele mere gini angry
Okwa imeela nke gi, nsogbu adighi. Chere zie m ka m ga megwara in due course.

Ifyyyyyyyyy, elee gi oooo. Otele neediri step down. Adaobi na adabekee etiwaala m Obi.

Tosh emegbuola m o. E neediri m consolation nkwa.

Ify I wu my last hope. All of a sudden Adaobi m fall in love with, si na ochoghizikwa. Osi na o toro m. Yet m makwa na m toro ha abuo. Chei, odi egwu o.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 9:22pm On Apr 16, 2013
otele:

Otele mere gini angry
Okwa imeela nke gi, nsogbu adighi. Chere zie m ka m ga megwara in due course.

Ifyyyyyyyyy, elee gi oooo. Otele neediri step down. Adaobi na adabekee etiwaala m Obi.

Tosh emegbuola m o. E neediri m consolation nkwa.

Ify I wu my last hope. All of a sudden Adaobi m fall in love with, si na ochoghizikwa. Osi na o toro m. Yet m makwa na m toro ha abuo. Chei, odi egwu o.
Adaobi si na o toro gi, oburu Ify ka tukwasiri obi.
Nwam, ofufu ka i furu! Ifurefu! sad
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 9:31pm On Apr 16, 2013
tongue
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 9:44pm On Apr 16, 2013
Eze Promoe:
Adaobi si na o toro gi, oburu Ify ka tukwasiri obi.
Nwam, ofufu ka i furu! Ifurefu! sad
Onye gwara gi na Adaobi toro m angry
Eze Pant Onye ka Ina akpo efuru angry

M ga eme gi fight now angry

adaobi123: tongue
Chei, Adaobi nke m sad. Chei
Anyways, I can't help it, . . . kiss
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 9:45pm On Apr 16, 2013
otele:
Onye gwara gi na Adaobi toro m angry
Eze Pant Onye ka Ina akpo efuru angry

M ga eme gi fight now angry


Chei, Adaobi nke m sad. Chei
Anyways, I can't help it, . . . kiss

Don't fight Eze. Leave my Eze alone. tongue

Otele kekwanu ?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 9:47pm On Apr 16, 2013
adaobi123:

Don't fight Eze. Leave my Eze alone. tongue

Whaaaat shocked



Otele kekwanu ?

Not happy cry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 9:50pm On Apr 16, 2013
"My Eze"? shocked

That's it. Alakpuola m angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 10:01pm On Apr 16, 2013
otele: "My Eze"? shocked

That's it. Alakpuola m angry

grin grin

Don't take it that way grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:05pm On Apr 16, 2013
umuakayoung-adults a abiakwala ozo grin
otele amakwala udo biko nnaa cheesy . . ada was pulling ya legs wink

ihula ihe m ji si na iwu nwatakiri . . . imaghi how to handle a joke from nwayi
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 10:11pm On Apr 16, 2013
toshmann: umuakayoung-adults a abiakwala ozo grin
otele amakwala udo biko nnaa cheesy . . ada was pulling ya legs wink

ihula ihe m ji si na iwu nwatakiri . . . imaghi how to handle a joke from nwayi

Stop calling us umuaka. Team young adults. cool and yes we are back.

Don't mind otele. Bush man tongue
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:15pm On Apr 16, 2013
adaobi123:

Stop calling us umuaka. Team young adults. cool and yes we are back.

Don't mind otele. Bush man tongue

nke a ga egbuchazi otele final grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 10:18pm On Apr 16, 2013
toshmann:

nke a ga egbuchazi otele final grin

The guy bu nwata

grin grin grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:34pm On Apr 16, 2013
adaobi123:

The guy bu nwata

grin grin grin grin grin


now u agree grin

but how'bout u? ibughi nwata?
ooops, i forgot . . . i wu young-adult grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 10:35pm On Apr 16, 2013
toshmann:
now u agree grin

but how'bout u? ibughi nwata?
ooops, i forgot . . . i wu young-adult grin

Yes I am a young adult cool

And that is Final tongue

(1) (2) (3) ... (148) (149) (150) (151) (152) (153) (154) ... (227) (Reply)

Yoruba Idioms: Owe Yoruba, Itunmo Re Ati Lilo Re / Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing!

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 39
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.