Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,192,432 members, 7,947,773 topics. Date: Friday, 13 September 2024 at 08:25 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (300810 Views)
15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (151) (152) (153) (154) (155) (156) (157) ... (227) (Reply) (Go Down)
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:33am On Apr 20, 2013 |
Odumchi,happy Aro day. Odighi ebe m gaje. Ano m na ulo 2 weeks ago and believe me,e nweghi m plans igakwa ulo for now.Ihe ojoo erika n'ala Igbo ugbu a . Tosh,Maria na-agba akwukwo na Assumpta Cathedral Owerri tata. A no m ebe ahu live Gboliwe,lolx. Achi ofe kedu ije? Danilsa,Otele na ndi ozo,ya gazie |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 11:48am On Apr 20, 2013 |
ifyalways: Odumchi,happy Aro day. Odighi ebe m gaje. Ano m na ulo 2 weeks ago and believe me,e nweghi m plans igakwa ulo for now.Ihe ojoo erika n'ala Igbo ugbu a .Torch ikwetago nown? Maria jiri idea nyechaa anyi 'invitation card' ya secretly maka na Ome ke imara ya bu na ochoro igbu ochu. Were nkita choba nwanyi ozo...adaobi ka dikwa available.lol |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:38pm On Apr 20, 2013 |
Gboliwe: Ikwuteghi ya. First husbandi ya wu Onye Enugu. The next husbandi ga awu Onye Ebonyi, iko ya now wu Onye Delta, enyi ya Nwoke before, nke bu "baby daddy" ya, mutara ya nwa ya (current husbandi ya Che na o wu nwa ya- mugu ) wu Onye awusa Plus additional international well wishers ndi o meet-iri during her various occupation of Ireland, Italy, Greece, holland, Paris, London et al In short Ify ji United Nations n'etiti ukwu ya |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:42pm On Apr 20, 2013 |
ifyalways: Odumchi,happy Aro day. Odighi ebe m gaje. Ano m na ulo 2 weeks ago and believe me,e nweghi m plans igakwa ulo for now.Ihe ojoo erika n'ala Igbo ugbu a . Eleekwanu mgbe ihe ojoo ji tuwa gi Ujo? Lekwe Ify n'eme selense. Onye biara imegi kidnap owu nkwa ka iga eji melaa ya, nwere ya nye ndi police. Ndi ashi na ndi ashiri Maria m nu m n'ime Obi. Ify elee my cousin darfur? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:01pm On Apr 20, 2013 |
Ify, e nwere m info maka darfur Darfur e-move-uola in with neena, nwata nwayi ahu ya na ya gbara valentine day together . Ha abuo bizi now na west London Darfur apuola from south-London hood ahu o bi. Nke a wu latest info. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Gboliwe: 4:23pm On Apr 20, 2013 |
Lol odi posibul madu iji dialect nke ya suo asusu ibea? Maka na odum ka m jiri asusu item unu e je aghosa ya |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 6:07am On Apr 21, 2013 |
adaobi m good morning teta n'ura na 6.00am akuola adults eteela by now biko teta na taa wu sunday, ka anyi ga na nke bishop na 6 akuola . . . https://www.youtube.com/watch?v=-m3Kt135S-E adaobi m, nke a wu egwu daddy m na akuru anyi on sunday mornings oge m di ntakiri . . . oge m wu your age . . . many many many yrs ago |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 6:53am On Apr 21, 2013 |
ifyalways: Odumchi,happy Aro day. Odighi ebe m gaje. Ano m na ulo 2 weeks ago and believe me,e nweghi m plans igakwa ulo for now.Ihe ojoo erika n'ala Igbo ugbu a . Ify, nsogbu adii ma olu. Gboliwe: Lol Nne, I si na oo maka monwo ka I ji choro isu olu mba gi? Biko, nghosa awuu nsogbu. Suwa olu owula soro gi. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 1:47pm On Apr 21, 2013 |
otele: adaobi megwu oma Maka egwu a,i postu-ru,rio m ihe obula Otele and i'll give you. Odumchi, dalu. Gboliwe,dee n'olu gi.somebody would understand and flow with u. O nwere onye siri stew ka o nyetu m? A hughim ego sie stew. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 1:59pm On Apr 21, 2013 |
otele: adaobi m na wa o 6:00 am ? i like the song though confirm your real age |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by jmoore(m): 2:10pm On Apr 21, 2013 |
@adaobi kedu ife otele na achughari gi? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by jmoore(m): 2:12pm On Apr 21, 2013 |
ifyalways:Ofe akwu di. Bia were rie osikapa gi. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 2:14pm On Apr 21, 2013 |
jmoore:Nna Ofe akwu? Biko Nye m address ngwa ngwa. Tombo na small stout adikwa ? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by jmoore(m): 2:24pm On Apr 21, 2013 |
ifyalways: Nna Ofe akwu?Ba moto bia wa aba kita. Tombo na stout anoghi na fridge mana malt di |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 2:28pm On Apr 21, 2013 |
ifyalways: egwu omaYeeee Ify bia ka anyi kuo nkwa tonight adaobi123:yes, o wu when adults like otele ji eme wake up Glad you like the egwu Adaobi adi m 20yrs , m toro gi. I ga alum? jmoore: @adaobi kedu ife otele na achughari gi?Adaobi wu the love of my heart but omaghi yet. Biko kedunu adabekee ? Hope she's okay? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 2:30pm On Apr 21, 2013 |
otele: Otele you try. Otele jisike !! |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 2:36pm On Apr 21, 2013 |
Jmoore,Ify a naghi anwu malt. Owu Adaobi and co na anwu malt,not Ify . Ify na etinye ife n'isi . A no m na uno enu already.Okwa ima uno enu na Clifford road? Otele n'abali a ka I ga anwu. Ihe ahu I na-acho kemgbe,O ga eru gi aka n'abalia. Ife nine ga-eme. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 2:37pm On Apr 21, 2013 |
adaobi123: Motto m wu "never give up what is mine" But signature gi a ( ) na eme m confuse. Everytime or lol. I choo better signature here's an example "Otele, my guardian angel" |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 2:41pm On Apr 21, 2013 |
ifyalways:Enweghi ihe I ga emeli. Look mu na Madonna akuola nkwa. Sharon stone, Eve, Marylyn Monroe etc mu na ha akuola nkwa far back. Ha gbara oso after 4 hrs of uninterrupted and unprotected nkwa Ify, nke gi agaghi adi different. Infact for taking a loony time, m ga aku gi nkwa without condom Like toshman would say, after the nkwa I ga enwe bow-leg. Today na today Ka m ga ñuo malt first |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 2:43pm On Apr 21, 2013 |
otele: you have a good motto dear I like my signature lol |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 2:48pm On Apr 21, 2013 |
adaobi123: Everytime lol lol lol, everytime you Gupta your tongue I na asi m "ntooo" or I na eme m mock? Lee correct signature m nyere gi free of charge "otele my one heart beat" Otele Nwoke Oma all these are signatures |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by jmoore(m): 2:49pm On Apr 21, 2013 |
ifyalways: Jmoore,Ify a naghi anwu malt. Owu Adaobi and co na anwu malt,not Ify . Ify na etinye ife n'isi .hahahaha nsogbu adiro mana so ofu mmanya stout ka m ga enye gi ka ighara iga ije ka osuofia. clifford odoghim anya ofuma. Ebi m na akuku ariaria di express nso. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 2:51pm On Apr 21, 2013 |
otele: I'll think about changing my signature. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 2:52pm On Apr 21, 2013 |
adaobi123: That's better Adaobi m |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 2:55pm On Apr 21, 2013 |
otele: If I change mine, you will change your own |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by jmoore(m): 2:57pm On Apr 21, 2013 |
adaobi kedu? mu na gi ekwu be. i na nukwa asusu igbo? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 3:03pm On Apr 21, 2013 |
jmoore: adaobi kedu? mu na gi ekwu be. i na nukwa asusu igbo? odimma. kekwanu ? my written igbo is not good A nam a su Igbo ofuma |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by jmoore(m): 3:21pm On Apr 21, 2013 |
adaobi123:odinma, dalu I na abia ru kwa village gi? Amam na i na eje akwukwo n'obodo oyibo. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 3:53pm On Apr 21, 2013 |
adaobi123:I meghi like my signature? Eche m na o di mma "thank God I'm IGBO" That signature has history. Daddy m si na ndi mmadu hate ndi Igbo but na anyi should not let that reduce our self esteem. Oge m di ntakiri anyi na ala village every yr, all the way from London. At 10yrs daddy m banned English at home. Ulo adi quiet for some yrs bc mummy m can't speak Igbo. Even till today. So I was brought up to love Igbo And enweghi m regret [size=5pt]except that amachaghi m asu complete Igbo without English mixture[/size]. 1 Like |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:45pm On Apr 21, 2013 |
Kedu umuoma nile anyi nwere ebea ? Nani Ya na ifynkwa ( retired oku nkwa n'adighi tired ) |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Odinaka00(m): 3:37am On Apr 22, 2013 |
jmoore: Chei! Nnaa lekwa umu aba.. Emisigom aba rienne, nwanne kee maka Umu york Umu ngwa road Ogbor hill? Chai nwanne mmiri akana eto n'aba? Kee maka ahia ohuru nakwa A-line ariaria? Chai! Mbata 9ja agam ebuzo rute n'aba kam fu my old friends, makana otego ezigbo aka o |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Odinaka00(m): 3:40am On Apr 22, 2013 |
Onwere onye Arondizuogu no n'ebe a? Biko achorom ima ka Ikeji nke afo a siri gaa, |
(1) (2) (3) ... (151) (152) (153) (154) (155) (156) (157) ... (227) (Reply)
Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 44 |