Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,168,807 members, 7,872,682 topics. Date: Wednesday, 26 June 2024 at 07:42 PM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (155) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (296255 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (152) (153) (154) (155) (156) (157) (158) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:51am On Apr 22, 2013
Odinaka00: Onwere onye Arondizuogu no n'ebe a? Biko achorom ima ka Ikeji nke afo a siri gaa,

ify elee gi, odumchi kedu ebe unu no? ndi aro putashianu, nwanne unu agbaala live.

Odinaka00:

Chei! Nnaa lekwa umu aba.. Emisigom aba rienne, nwanne kee maka
Umu york
Umu ngwa road
Ogbor hill? Chai nwanne mmiri akana eto n'aba?
Kee maka ahia ohuru nakwa A-line ariaria? Chai! Mbata 9ja agam ebuzo rute n'aba kam fu my old friends, makana otego ezigbo aka o

ify umu boys bia lekwa onye aba ooo grin ndi ogbor hill na ndi faulks rd na ndi okigwe road, ph road ngwa biawanu o cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:52am On Apr 22, 2013
ngwa gerenu oge ndi igbo na radio IBC Owerri cheesy


https://www.youtube.com/watch?v=M0Lb2D_DgFc

nwa pussu a yichara otele grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Odinaka00(m): 3:53am On Apr 22, 2013
otele:
I meghi like my signature? Eche m na o di mma "thank God I'm IGBO"
That signature has history. Daddy m si na ndi mmadu hate ndi Igbo but na anyi should not let that reduce our self esteem. Oge m di ntakiri anyi na ala village every yr, all the way from London. At 10yrs daddy m banned English at home. Ulo adi quiet for some yrs grin bc mummy m can't speak Igbo. Even till today. So I was brought up to love Igbo cheesy
And enweghi m regret cool [size=5pt]except that amachaghi m asu complete Igbo without English mixture[/size].


Chai! Nwanne may our gods continue to guide and protect you, it gives me so much joy seeing people like you trying so hard to learn hw to speak Igbo, I grew up in lag, we never travelled to d village more often, my dad nd mum didn't help us to learn Igbo, buh I had to help myself out by travelling down Ť☺ d east, I was spending all ma holidays in Aba abia state, mydad wanted me school in lag buh ichose UNN cuz I wanted to improve in speaking and writing igbo. Now I can write wat almost every igbo person can relate with though I'm yet to perfect ma writing skills cuz I mix igbo dialects ofuma,

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Odinaka00(m): 4:01am On Apr 22, 2013
toshmann: ngwa gerenu oge ndi igbo na radio IBC Owerri cheesy


https://www.youtube.com/watch?v=M0Lb2D_DgFc

nwa pussu a yichara otele grin

Nwanne akuko uwa nke gi atom iche lol, jide ka iji nwanne mmadu, ututu oma
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:18am On Apr 22, 2013
Odinaka00:

Nwanne akuko uwa nke gi atom iche lol, jide ka iji nwanne mmadu, ututu oma
ututuoma nwanne m, odi ka iwu onye ohuru na threadi ogbako igbo anyi a undecided
kowazienu onwegi ofuma. as per introdunkowa cheesy

omenala anyi ebe a wu na anyi anaghi ese okwu ebe a, anyi huru onwe anyi n'anya, especially umuoma agbogho ndi mara mma grin

odinaka cheesy nwanne chiri ochi jare
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:20am On Apr 22, 2013
ia m na acho maria na adabekee, onwere onye huru ha undecided

onwere onye yichara adaobi ebe a cheesy


https://www.youtube.com/watch?v=17J7q0Xhchk


nke a wu maka ify baby oku cool


https://www.youtube.com/watch?v=x5mI_5lEaaA&feature=endscreen&NR=1
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 5:33am On Apr 22, 2013
Odinaka00: Onwere onye Arondizuogu no n'ebe a? Biko achorom ima ka Ikeji nke afo a siri gaa,

Nwoke m, Elee otu I mere? M bu onye Aro mana esi m Arochukwu na Abia State; esighi m Arondiziogu. N'agbenyeghi, umu Aro bu otu.

Anuru m na Ikeji ndi Izuogu nke akahu gaziri agazi. I lee na YouTube, I nwere ike ihu ya.

Ndeewo o.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by adabeke12(f): 6:27am On Apr 22, 2013
otele:
Yeeee cheesy
Ify bia ka anyi kuo nkwa tonight cheesy cheesy

yes, o wu when adults like otele ji eme wake up cool

Glad you like the egwu cheesy
Adaobi adi m 20yrs cheesy, m toro gi. I ga alum? cheesy


Adaobi wu the love of my heart kiss but omaghi yet.

Biko kedunu adabekee ? Hope she's okay?
adim okay
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Odinaka00(m): 7:45am On Apr 22, 2013
toshmann:
ututuoma nwanne m, odi ka iwu onye ohuru na threadi ogbako igbo anyi a undecided
kowazienu onwegi ofuma. as per introdunkowa cheesy

omenala anyi ebe a wu na anyi anaghi ese okwu ebe a, anyi huru onwe anyi n'anya, especially umuoma agbogho ndi mara mma grin

odinaka cheesy nwanne chiri ochi jare


Nwannem ya gaziere gi.....abia na nke ikowa onwem, aham bu Odinakachi Kenny, abum nwafor Arondizuogu nke di na Imo state.
Abum nwa nke ikpo azu (last born) n'ezinulo nnem na nnam. Amuru anyi nile n'akoka nke di na Lagos.
Ejerem mahadum nke di na Nsukka Enugu state nke akporo UNN na mkpobiri ya, ugbu a, anozim n'obodo Mandella were aku hustlin...........umu igbo ya gazie!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Odinaka00(m): 7:52am On Apr 22, 2013
odumchi:

Nwoke m, Elee otu I mere? M bu onye Aro mana esi m Arochukwu na Abia State; esighi m Arondiziogu. N'agbenyeghi, umu Aro bu otu.

Anuru m na Ikeji ndi Izuogu nke akahu gaziri agazi. I lee na YouTube, I nwere ike ihu ya.

Ndeewo o.


Chai! Nwannem Chukwu gozie gi, Arondizuogu na Arochukwu bu ofu dika isiri kwuo. Ejegom arochukwu once mana otego ezigbote aka.
Nwannem amarom ma onwere otu iga esi tinyerem ihe onyonyoo ikeji n'ebe a kam kilie

Ndewo o
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 12:28pm On Apr 22, 2013
Ugiri na agu m badlllllly sad
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 12:29pm On Apr 22, 2013
Odinaka ndewo.
Biko I batawa Aba, mee ka m mara. Okwa I na-etinye ife n'isi because o nweghi ihe jikoro Ify with adamu? cheesy

Tosh,iwu onye ara.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Odinaka00(m): 12:40pm On Apr 22, 2013
ifyalways: Odinaka ndewo.
Biko I batawa Aba, mee ka m mara. Okwa I na-etinye ife n'isi because o nweghi ihe jikoro Ify with adamu? cheesy

Tosh,iwu onye ara.


Nwanyi oma udo di, mbatam ga euchakwa na december, bia ka anyi nwee na alaba alaba n'okigwe road lol.....nne imakwa ebe anakpo alaba alaba?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:39pm On Apr 22, 2013
Odinaka00:


Nwanyi oma udo di, mbatam ga euchakwa na december, bia ka anyi nwee na alaba alaba n'okigwe road lol.....nne imakwa ebe anakpo alaba alaba?

Enweghi ebe Ify n'amaghi. Hapuru Nkita okpukpu, ebe osoro ya wuru, Ify wu area fada( even though owu nwayi grin )

ifyalways: Odinaka ndewo.
Biko I batawa Aba, mee ka m mara. Okwa I na-etinye ife n'isi because o nweghi ihe jikoro Ify with adamu? cheesy

Tosh,iwu onye ara.

Onye ara Ibe m cheesy
Kemgbe m ji Mara gi, ibunyela m ara n'agba gi. Mana Maria biara mee ishi ajuo m oyi, but now ahughi m Maria sad de ara ebidola ozo.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 4:08pm On Apr 22, 2013
^^^

Chaii!
Ekwukwara m ya ekwu,so kedu udi ara gbaga gi nown?grin

Question: udi ara ole ka enwere?
I mean hw many different types of ara do we have?

1

2

...
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 5:26pm On Apr 22, 2013
Ndi oma kedu ka unu mere?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:38pm On Apr 22, 2013
achi4u: ^^^

Chaii!
Ekwukwara m ya ekwu,so kedu udi ara gbaga gi nown?grin

Question: udi ara ole ka enwere?
I mean hw many different types of ara do we have?

1

2

...

1. Enwere ara Dara Ada (nke Ify)

2. Enwere ara slippers ( nke Ify in 20yrs time grin )

3. Enwere ara kwu oto gem ka ogene. Udi nke Maria m cheesy and may be umuaka ndi nu ebe a like adabekee na Adaobi etc

4. Enwere ara anwuru grin. Udi nke Ify oge o ga aka nka. The ara Dara flat site n'obi ha rifere laa n'azu Daa blototototo ruo na otele ha grin grin

5. E nwekwara ara "over the bar" grin nke a wu udi nke somebody . . . Ify explain cheesy

Achi, this lecture awughi kwa free. Your bill wu $30.00 tax free cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:39pm On Apr 22, 2013
ATMC: Ndi oma kedu ka unu mere?
Anyi di mma. Gi nwa kwanu? smiley
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 5:56pm On Apr 22, 2013
Udo di...btw tinye pictures ka ife ndia i kwuru wee register, inugo?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 6:09pm On Apr 22, 2013
ATMC: Udo di...btw tinye pictures ka ife ndia i kwuru wee register, inugo?
i ga agwa nu ify ka osee onwe ya foto tinyere anyi, ka anyi hu otu ara di grin

also gi see nke gi foto tinyekwa ka anyi categorize-ia ya cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 7:00pm On Apr 22, 2013
ochi atogbuola m taa grin

lekwanu ete panti umunwayi shiri gbada over the years grin grin

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 7:36pm On Apr 22, 2013
toshmann: ngwa gerenu oge ndi igbo na radio IBC Owerri cheesy


https://www.youtube.com/watch?v=M0Lb2D_DgFc

nwa pussu a yichara otele grin

Toshman angry
For this you won't hukwa Maria again cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 7:40pm On Apr 22, 2013
ifyalways:
Otele n'abali a ka I ga anwu. Ihe ahu I na-acho kemgbe,O ga eru gi aka n'abalia.
Ife nine ga-eme. cheesy

Ify ihula na anwughi m cheesy
Ihula na otele awughi small boy cool
Now inwerike igwara m Adaobi na a Kara m aka wink

Adaobi m kiss
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 7:44pm On Apr 22, 2013
adaobi123:

na wa o

6:00 am ?

i like the song though grin

confirm your real age
Adaobi m, bc of you m di ready to wake 4:00am kiss
adabeke12:
adim okay

Adabekee cheesy.
Adabekee I ga alu m cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 8:45pm On Apr 22, 2013
Ekene mu unu oooh.
Biko onwe kwa ndi njikoka no ebe'a?
Obi na ato'm paulina paulina

grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 9:07pm On Apr 22, 2013
irpheezy: Ekene mu unu oooh.
Biko onwe kwa ndi njikoka no ebe'a?
Obi na ato'm paulina paulina

grin
Irpheezy, ahu n'ato m irukwuru-irukwuru cheesy

Awukwa m Onye mbano o wink
Ahuru m ndi njikoka n'anya nke ukwu. Infact mpa mpa m nke totara mma mama m, nke mutara Aunty uncle cousin m, wu Onye njikoka cheesy

Ibiaruola ulo smiley
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 9:11pm On Apr 22, 2013
Akpa amu m eee shocked shocked
Irpheezy imagbuola onwe gi na mma. Ihe a owu ete ndi bi na Abuja di?
Ala mbano eeee shocked shocked
In short, irpheezy, foto gi ga ebute re m insomnia. Lekwanu mma o. See smile. Chei, idi lucky na m ji nwayi. Or else, m gara abia Abuja first thing tomorow morning grin

Don't mind me, na so we de talk for here cheesy
We are brothers and sisters ebe a. But sakwaa Anya gi maka ndi ji Anya ojoo agbaghari ga.

Ndewo nwayi Oma
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 10:27pm On Apr 22, 2013
irpheezy: Ekene mu unu oooh.
Biko onwe kwa ndi njikoka no ebe'a?
Obi na ato'm paulina paulina

grin
chei baba igwe anokwam gi nukwu ndi ñogi naka ebuka. Nwayioma ndewo.
Chei anom netiti Abuja nke ndi bekee nakpo heart of Abuja, ur welcome, kama muru anya maka ndi ana akpo otele na Toshman.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 3:06am On Apr 23, 2013
toshmann:
i ga agwa nu ify ka osee onwe ya foto tinyere anyi, ka anyi hu otu ara di grin

also gi see nke gi foto tinyekwa ka anyi categorize-ia ya cheesy
te eshi adigu yi oyi #nsukka dialect
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:30am On Apr 23, 2013
ATMC: te eshi adigu yi oyi #nsukka dialect

Ngwa mezie interpreti to Igbo grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 7:21am On Apr 23, 2013
wink Cheiii ochi cho igbu'm ebe'a. Danilsa na toshamn ndi owoh! Unu makwa na anyi nokete jonathan nso ya mere ahu'm jiri di ka apuna anwu

grin wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:35am On Apr 23, 2013
toshmann:

Ngwa mezie interpreti to Igbo grin
Iwu onye iberibe ,onye obula amarala.

Osi gi na isi adighi gi nma . cheesy

(1) (2) (3) ... (152) (153) (154) (155) (156) (157) (158) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 40
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.