Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,209,712 members, 8,006,967 topics. Date: Tuesday, 19 November 2024 at 01:25 PM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (153) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (304205 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (150) (151) (152) (153) (154) (155) (156) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 11:45pm On Apr 17, 2013
Umuigbo ekele m unu o!

Emiss gokwa m many things na thread aa!grin
Mana kosina di aga m ewere ochie wee nabata oke nke ruru m..(umuasa)
Ekele m gara ndi dika:

Torchman==anu ji condom mere chigumgrin

Ifyalways===anunuebe di na nwanyi

Otele===ochara ma ochaghi si gbutegrin (umuasa)

Danilsa===enyi odum idi 3muchgrin

Eze Odumchi===GCFR ochiagha

Nri priest===Eze umu mmuo

Ezepromoe===onye nwanyi di mma na amasi

ATMCard===Odufutere m n'uzo nariee

Agaba123===onye ose foto idi OK!

Maria===...(torch_rity)

Adabekee==Ojii boys aracha piom[otele]grin
Adaobi===ifedinaobi,kee maka manchester?grin

press_elect aka nwa dafur==okuko ana egbu ubochi ndu na ato ya rikpoo.nottin mega(ify?)

Afam4ever==ikuku ama na onya.

Costa2k==dike ana akpa ogwu na anya

Mojiasi==nnukwu arusigrin

>>ma ndi ozo nile m enwero ike ideputa afa ha ebe a...Ka udo nke osebulu uwa nonyere unu nile.Amiiin<<
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 11:51pm On Apr 17, 2013
adaobi123:

I can see that. tongue


True love never dies kiss

I don't care na iji m emega joke, but m ka nwere hope kiss

And adi m 20 cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 11:53pm On Apr 17, 2013
achi4u: Umuigbo ekele m unu o!

Emiss gokwa m many things na thread aa!grin
Mana kosina di aga m ewere ochie wee nabata oke nke ruru m..(umuasa)
Ekele m gara ndi dika:

Torchman==anu ji condom mere chigumgrin

Ifyalways===anunuebe di na nwanyi

Otele===ochara ma ochaghi si gbutegrin (umuasa)

Danilsa===enyi odum idi 3muchgrin

Eze Odumchi===GCFR ochiagha

Nri priest===Eze umu mmuo

Ezepromoe===onye nwanyi di mma na amasi

ATMCard===Odufutere m n'uzo nariee

Agaba123===onye ose foto idi OK!

Maria===...(torch_rity)

Adabekee==Ojii boys aracha piom[otele]grin
Adaobi===ifedinaobi,kee maka manchester?grin

press_elect aka nwa dafur==okuko ana egbu ubochi ndu na ato ya rikpoo.nottin mega(ify?)

Afam4ever==ikuku ama na onya.

Costa2k==dike ana akpa ogwu na anya

Mojiasi==nnukwu arusigrin

>>ma ndi ozo nile m enwero ike ideputa afa ha ebe a...Ka udo nke osebulu uwa nonyere unu nile.Amiiin<<
Achi adabekee na Adaobi, one of them ga adabaririririla one day cheesy

At least m toro ndi nke ahu.

If all fails, Ify dey cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 11:54pm On Apr 17, 2013
----
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 11:54pm On Apr 17, 2013
otele:

True love never dies kiss

I don't care na iji m emega joke, but m ka nwere hope kiss

And adi m 20 cheesy

Lol. No more jokes.

This your age Is now an issue.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 11:56pm On Apr 17, 2013
adaobi123:

Lol. No more jokes.

This your age Is now an issue.
Chefuo age m.
Mechie kwanu Anya luo m one time angry
Gini wu age sef?
Iwu nwayi
M wu Nwoke
Gini foro? Biko luo m joo.
Afterall m di handsome cheesy

Now, Adaobi I ga alu m cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 11:57pm On Apr 17, 2013
Take time and decide, gnite wink

kiss kiss kiss kiss kiss kiss
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 12:00am On Apr 18, 2013
Night.

Age matters dear x tongue
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 2:54am On Apr 18, 2013
adaobi123: Night.

Age matters dear x tongue
Ok smiley
M di 20 cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 5:00am On Apr 18, 2013
adaobi123: ----

Adaobi wake up
5.00 akuola cheesy

Biko teta ura now kiss

Ihe a wu oge adults ji teta ura. cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 10:03am On Apr 18, 2013
^^^
Adam Adaobi kwetagodu otele letz see wattz gana happedgrin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 12:51pm On Apr 18, 2013
achi4u: ^^^
Adam Adaobi kwetagodu otele letz see wattz gana happedgrin

Yes, kwetagodu ka unu hu action cool

Adaobi m kiss kiss kiss
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 5:51pm On Apr 18, 2013
Kedukwanu Adaobi m undecided

Nobody putara today. Hope unu di okay?

Adabekee cheesy elee gi?

Adabekee kiss
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:54pm On Apr 18, 2013
grin grin

Otele, kedu ?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 6:22pm On Apr 18, 2013
adaobi123: grin grin

Otele, kedu ?

Adaobi !!! cheesy

Itetala ? grin

M na wait for you since 5:00am. Ugbua ka I na wake up cheesy

Imeela brush teeth, take bath, dress yet grin
Adults wake up early o wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 6:26pm On Apr 18, 2013
otele:

Adaobi !!! cheesy

Itetala ? grin

M na wait for you since 5:00am. Ugbua ka I na wake up cheesy

Imeela brush teeth, take bath, dress yet grin
Adults wake up early o wink

5am ? Maka gini ? Otele you try o !

Yes adults wake up early wink
grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 6:28pm On Apr 18, 2013
adaobi123:

5am ? Maka gini ? Otele you try o !

Yes adults wake up early wink
grin grin

Adults like otele cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 6:30pm On Apr 18, 2013
otele:

Adaobi wake up
5.00 akuola cheesy

Biko teta ura now kiss

Ihe a wu oge adults ji teta ura. cheesy

Lee message m mere gi to wake up, but I forgot na I wu nwatakiri lipsrsealed
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 6:31pm On Apr 18, 2013
otele:
Imeela brush teeth,

Ka m kiss gi kiss

cheesy cheesy

Ka m ga gbaa football na south London with ma friends cool

Bye kiss
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 6:46pm On Apr 18, 2013
otele:

Ka m kiss gi kiss

cheesy cheesy

Ka m ga gbaa football na south London with ma friends cool

Bye kiss

lol go and play with your friends grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 9:03pm On Apr 18, 2013
achi4u: Umuigbo ekele m unu o!

Emiss gokwa m many things na thread aa!grin
Mana kosina di aga m ewere ochie wee nabata oke nke ruru m..(umuasa)
Ekele m gara ndi dika:

Torchman==anu ji condom mere chigumgrin

Ifyalways===anunuebe di na nwanyi

Otele===ochara ma ochaghi si gbutegrin (umuasa)

Danilsa===enyi odum idi 3muchgrin

Eze Odumchi===GCFR ochiagha

Nri priest===Eze umu mmuo

Ezepromoe===onye nwanyi di mma na amasi

ATMCard===Odufutere m n'uzo nariee

Agaba123===onye ose foto idi OK!

Maria===...(torch_rity)

Adabekee==Ojii boys aracha piom[otele]grin
Adaobi===ifedinaobi,kee maka manchester?grin

press_elect aka nwa dafur==okuko ana egbu ubochi ndu na ato ya rikpoo.nottin mega(ify?)

Afam4ever==ikuku ama na onya.

Costa2k==dike ana akpa ogwu na anya

Mojiasi==nnukwu arusigrin

>>ma ndi ozo nile m enwero ike ideputa afa ha ebe a...Ka udo nke osebulu uwa nonyere unu nile.Amiiin<<

Enyi, kee kwan nke bu "GCFR ochiagha"? O di ka I chefuola na o bukwaghi munwa bu Eze unu; aha Eze unu za Onlytruth.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 9:56pm On Apr 18, 2013
The one and only ofe Achi, nwanne oma idi- egwu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:17pm On Apr 18, 2013
odumchi:

Enyi, kee kwan nke bu "GCFR ochiagha"? O di ka I chefuola na o bukwaghi munwa bu Eze unu; aha Eze unu za Onlytruth.

Gaghariwa Chota Feilicia Rafuru-arafu grin

nnaa winter alaala o . . . . . heat abiawala obele obele . . . . . umuagbogho agbawala oto . . . cheesy . . a-kele-wu uto alabekee . . grin . . gbuo m m'anwuo . . . grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 10:39am On Apr 19, 2013
^^^

Odumchi ifugo ka Torch siri tosaa the GCFR Lol grin

Anyway,once an Eze always an Eze.


udo
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:48pm On Apr 19, 2013
Bia achi, ihuru Maria?
Ahubekwa m Maria m kemgbe week abuo undecided
Udo odikwa?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 3:27pm On Apr 19, 2013
toshmann: Bia achi, ihuru Maria?
Ahubekwa m Maria m kemgbe week abuo undecided
Udo odikwa?
Torch Nwa-amama ezigbota ugba di o!cheesy



emmmh! Maria alugo di...onye middle belt.

so sad nwanne.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:30pm On Apr 19, 2013
achi4u: Torch Nwa-amama ezigbota ugba di o!cheesy



emmmh! Maria alugo di...onye middle belt.

so sad nwanne.
Taaaa! angry
Achi mechie onu osiso angry

Maria nkem? No way!!!!!

Shi ngaa gbalaga ugbua
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 1:55am On Apr 20, 2013
Ify na nde Aro ibe m no nwa, inyi ama kwa guma taa wu izu umu Aro ji ańu ońu (Aro Day)? Inyi riekwa nmenme taa rijuzie avo (Happy Aro Day)!

cool

achi4u: ^^^

Odumchi ifugo ka Torch siri tosaa the GCFR Lol grin

Anyway,once an Eze always an Eze.
udo

grin
Unu di egwu. Nwanne, gawa n'iru.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:12am On Apr 20, 2013
odumchi: Ify na nde Aro ibe m no nwa, inyi ama kwa guma taa wu izu umu Aro ji ańu ońu (Aro Day)? Inyi riekwa nmenme taa rijuzie avo (Happy Aro Day)!

cool



grin
Unu di egwu. Nwanne, gawa n'iru.
ify owudi onye ebee sef? shocked anambra/arochukwu/aba . . . awusa grin
ify ngwa zaa ya cheesy

ify bikonu unu huru maria? . . . .
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 3:18am On Apr 20, 2013
toshmann:
ify owudi onye ebee sef? shocked anambra/arochukwu/aba . . . awusa grin
ify ngwa zaa ya cheesy

ify bikonu unu huru maria? . . . .

Ify bu onye Arochukwu (Abia State); nne ya buru onye Onicha; di ya buru onye Imo. In fact, Ify bu Madam South East. Nani ebe ndi na foro bu Enugu na Ebonyi. Ify, o bu m eziokwu k'o ugha?

grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Gboliwe: 7:17am On Apr 20, 2013
odumchi:

Ify bu onye Arochukwu (Abia State); nne ya buru onye Onicha; di ya buru onye Imo. In fact, Ify bu Madam South East. Nani ebe ndi na foro bu Enugu na Ebonyi. Ify, o bu m eziokwu k'o ugha?

grin
otu nwa ya ga alu onye Enugu. Nke ozo alu a onye Ebonyi oburu gbazuo.
Forgive my igbo bastardisation

(1) (2) (3) ... (150) (151) (152) (153) (154) (155) (156) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Yoruba Idioms: Owe Yoruba, Itunmo Re Ati Lilo Re / Pictures Of African Traditional Clothing!

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 33
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.