Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,173,107 members, 7,887,219 topics. Date: Friday, 12 July 2024 at 02:01 AM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (157) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (297181 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (154) (155) (156) (157) (158) (159) (160) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 10:37pm On Apr 25, 2013
otele:

achi nna anyi gozie gi 70 x 7 cheesy
Otele mana iji idea buru onye anya ukwu,kedu ka iga esi napu my new catch [sweet Irphezzy?],upon say na enyere gi Ada_manchester.lolgrin emmmh Ifyoku,biko egbukwala onye nke acheesy anyi mara ihe anyi ji enyeghi gi Torchnwa-amama...ike ogu adiro anyi.gringrin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 10:43pm On Apr 25, 2013
adaobi123:

Stop calling Eze, 'Eze pant'. He deserves respect. angry

Otele onwere ihe I ghotara na dat statement?lolgringrin umunwanyi di egwu O!cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 11:58pm On Apr 25, 2013
adaobi123:

Stop calling Eze, 'Eze pant'. He deserves respect. angry

achi4u: Otele onwere ihe I ghotara na dat statement?lolgringrin umunwanyi di egwu O!cheesy

That statement spoke volumes grin
Otele o gwakwanu aghota? The boy wu nwatakiri, omaghi way umunwayi. Adaobi ga eji ya mere pet toy grin
Even Adaobi sef o dikwanu afo ole? Ha abuo wu kindergarten materials grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 12:06am On Apr 26, 2013
ifyalways:
Unu Nye m Tosh or m tisa ihe nile here.
Akpa amu mee shocked shocked shocked
Ala ekwele ngwere gbaa aji shocked
Ify achoghi m inwu yet. Elee darfur cousin-u m? Elee ya? Okwa igbuola ya? Now I choro igbu m,
muwa, toshman nwa mama,
agbusi gbara otele 1,
anu Ana agba egbe o n'achokwa condom1,
O ji amu agho mgbo1,
Eju n'efe efe1,

You won't get me cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 5:45am On Apr 26, 2013
Eze Promoe:
Ebelebe Igba!
Adaobi na Adabeke (ejima) kam choro!
ATMC bu ATM na-ayo ego kama inye mmadu ego angry
eze bu eze na-eme promo for d omo detergent company kama inwe company nke ya tongue
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 5:48am On Apr 26, 2013
achi4u: Nne idi OK.Infact ibu machine gun dina nwanyi.
Umu asa gbasili kasaa herecheesy
Ugbu a anyi ga eke orugrin

Adaobi gara Otele

Ify gara Odumchi(2elephant)grin

Maria(ma oburu na umunwoke ndi yoruba kwekwagrin )gakwara Torch

Adabekee(my x) gara Danilsa

ATMCard gara Eze promoe

Irpheezy ga abiakwute m makana abu onye ndidi.lolgrin


*Biko ndi nwayi erutebeghi ga enwe ndidi as they come(umuasa) na so we go dey share themgrin *
achi gini ka m ji eze promotion eme biko kwa? Nye m agaba123 joor
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by adabeke12(f): 6:29am On Apr 26, 2013
Alyricist★Laura:


Thank You Mrs.

I am assuming it's Edo because of it's ending.....

https://www.facebook.com/ruby.mumbor

^--Looks like a Nice Burly Built Edo Lady Wouldn't Ya Say?..

I Am Leaning Towards Edo.



ara nke gi wu final grin grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 6:50am On Apr 26, 2013
adaobi123:

Stop calling Eze, 'Eze pant'. He deserves respect. angry

Leave him, he's just a child, o maro na m yipu boxers m, weputa otu agiri isi na aji amu m jiri ya nwuoru ya iyi, na nke ya agana angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 6:58am On Apr 26, 2013
ATMC: achi gini ka m ji eze promotion eme biko kwa? Nye m agaba123 joor
Biko me osiso before you lose both
grin tongue
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Deiok(m): 7:10am On Apr 26, 2013
adaobi123:

I've never heard of it before.

So I'm guessing it's Edo.

But someone correct me if I'm wrong tongue
Not an EDO name.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 7:11am On Apr 26, 2013
Deiok: Not an EDO name.

Okay. What is it then ?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Deiok(m): 7:59am On Apr 26, 2013
adaobi123:

Okay. What is it then ?
i dont know. Not seen or heard it before.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 9:30am On Apr 26, 2013
Eze Promoe:
Biko me osiso before you lose both
grin tongue
okwu e ji mara loosers hahahaha:¤
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 10:05am On Apr 26, 2013
ATMC: achi gini ka m ji eze promotion eme biko kwa? Nye m agaba123 joor
Chai! Emekwam mistake o!grin idi sure na agaba123 aburu under age?,maka okpomuoku gigringringrin ighotara ebe m na aga?.lol
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 10:15am On Apr 26, 2013
toshmann:
Akpa amu mee shocked shocked shocked
Ala ekwele ngwere gbaa aji shocked
Ify achoghi m inwu yet. Elee darfur cousin-u m? Elee ya? Okwa igbuola ya? Now I choro igbu m,
muwa, toshman nwa mama,
agbusi gbara otele 1,
anu Ana agba egbe o n'achokwa condom1,
O ji amu agho mgbo1,
Eju n'efe efe1,

You won't get me cool
mazi egwu Onye ujogrin upon na ibu "eju n'efe efe"...Ify nke nyaa[of yesterday] bia na eyi gi egwu.lol.Anyway onwero onye choro inwucheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 10:36am On Apr 26, 2013
achi4u: Chai! Emekwam mistake o!grin idi sure na agaba123 aburu under age?,maka okpomuoku gigringringrin ighotara ebe m na aga?.lol
ka agaba123 nweta gi
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 1:13pm On Apr 26, 2013
^^^

agaba123 bikokwa o!


Don't worry agam alutara gi nwanyi ozo.
fresh onu ugu KA ATMCard.grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 1:17pm On Apr 26, 2013
This guy, i na-enyo...
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 5:40pm On Apr 26, 2013
achi4u: Nne idi OK.Infact ibu machine gun dina nwanyi.
Umu asa gbasili kasaa herecheesy
Ugbu a anyi ga eke orugrin

Adaobi gara Otele(only one? lipsrsealed

Ify gara Odumchi(Murder case)grin

Maria(ma oburu na umunwoke ndi yoruba kwekwagrin )gakwara Torch

Adabekee(my x) gara Danilsa( shocked wat af Otele)

ATMCard gara Eze promoe(na Bankruptcy naa)

Irpheezy ga abiakwute Danilsa makana obu onye ndidi.lolgrin


*Biko ndi nwayi erutebeghi ga enwe ndidi as they come(umuasa) na so we go dey share themgrin *

The sharing formular is ok. grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by frederal(m): 6:31pm On Apr 26, 2013
Umu Igbo ndi nwe uche.
Kenem unu!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 8:34pm On Apr 26, 2013
frederal: Umu Igbo ndi nwe uche.
Kenem unu!
heis enyiaa, kowaa onwe gi ofuma or .....
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 8:54pm On Apr 26, 2013
Umu Igbo, unu g'adi oooo...
Chineke gozie unu, gbaa unu ume, mee ka aka oru unu n'aga n'ihu...
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 9:04pm On Apr 26, 2013
DANILSA:

The sharing formular is ok. grin grin grin
Daniel-enyi-odumgrin O mu ka nkata ga ekpudozi?gringrin Mbakwa o!cheesy


Kama anyi eme riot ebe a!...
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 9:11pm On Apr 26, 2013
Lol @riot
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by DANILSA(m): 9:44pm On Apr 26, 2013
achi4u: Daniel-enyi-odumgrin O mu ka nkata ga ekpudozi?gringrin Mbakwa o!cheesy


Kama anyi eme riot ebe a!...



kamakwa aga enwe riot kam nye gi ify without charge.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:20pm On Apr 26, 2013
DANILSA:
kamakwa aga enwe riot kam nye gi ify without charge.
Yes cheesy
Achi anyi emego decide inye gi Ify free of charge grin

Ihe I huru gi buru grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:21pm On Apr 26, 2013
ATMC: Lol @riot
I choro ka anyi mee raa-ya-otu lipsrsealed riot grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 12:13am On Apr 27, 2013
toshmann:
Yes cheesy
Achi anyi emego decide inye gi Ify free of charge grin

Ihe I huru gi buru grin
Anuru m ihe unu kwuru gbasara m na ify mana unu ga enye m opekatampe afor ato kara-aka ka m ga chee ya makana echiche madu chere gbuo madu aburo otu ubochi ka ochere yagrin

Ify kedu?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 12:20am On Apr 27, 2013
achi4u:
Ify kedu?

ify si m gwa gi na o di mma cheesy , o si gi jikere na nkwa ga adi kwankwantical grin
ajukwala m ihe o mean-iri. amaghi m, ify bia gi juo ya.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:06am On Apr 27, 2013
rofl.

Ngwanu, onye na-abata n'ring ? Ify kwu chim , no shaking . cheesy
Egwu onye o kara obi . tongue
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:40pm On Apr 27, 2013
ifyalways: rofl.

Ngwanu, onye na-abata n'ring ? Ify kwu chim , no shaking . cheesy
Egwu onye o kara obi . tongue
Madam kpokirikpo grin
Enweghi Onye nwara gi na bed ring tongue
Lekwe ring tawa nani gi. Ka nwa mama ga choo Onye o ga egbuli jare, elee irpheezy cheesy

O di ka m ga agba okada to Abuja now. Ka m lee na enwere conference na Abuja company ga edinye m grin

(1) (2) (3) ... (154) (155) (156) (157) (158) (159) (160) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 32
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.