Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,184,666 members, 7,924,174 topics. Date: Sunday, 18 August 2024 at 03:50 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbos come show your proverbs skills (284667 Views)
Nigeria Pidgin Proverbs & Their Meanings / Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) / Yorubás come show your proverbs skills (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (53) (54) (55) (56) (57) (58) (59) ... (101) (Reply) (Go Down)
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 2:04pm On Sep 23, 2008 |
ifyalways: Onye amuma anghi abu eze na ala nke aka ya @ify o di m ka o nwere ihe mere recently na ndu gi ekele diri chineke ama kwam na mmuo mu n'agbaram ezi ama ole ihe ahu isi na iga akoro m korom ka obi di m nma nti mu ma agba kitikiti inu ya I wish you the best in life |
Re: Igbos come show your proverbs skills by mekk(m): 2:27pm On Sep 23, 2008 |
oSUGBO DI N'ALA OOO.KE MESIA. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by IBEXY(m): 6:29pm On Sep 23, 2008 |
I could not stop laughing at this one. Saw it in the thread. Chineeke!!! Ejiro amu eyi ashawo egwu translated: you cannot intimidate a prostitute with a d@$k |
Re: Igbos come show your proverbs skills by robby1(m): 7:54pm On Sep 23, 2008 |
@ify nno oh. wetin be okpowo? @post Nwayo nwayo ka eji aracha ofe di oku Take things one at a time |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 3:53am On Sep 24, 2008 |
rubi:Rubi i bu onye amuma lol,nti akona gi oko,m ga agwa gi,a nom acho mgbe ohere kaa daputara mu na gi.N'ezie,Chukwu has been nma nma to mu.O merelam ihe oma di 3 much na izu a.sorom kele ya @Ibexy,o dikwara gi egwu,o bu nani nke ahu ka i huru?lol @robby,i maghi ihe bu okpowo? e chekwam na i bu onye bende?okpowo bu ego. i mere olia?i pusara? @Topic,ebe onye bi ka o na awachi you take care of where you are living at ole kasiff,Mortiple,Youngies,Echelon a, nwakaibe ?ilu na achokwa iko na threadia |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 12:22am On Sep 25, 2008 |
kpom kpom kpom anya m na ukwum batara ebe a oooooooooooooo Ya gazie ! |
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 8:44am On Sep 25, 2008 |
Ifeoma melu Ifeoma Goodthing happened to Goodthing Congrats! |
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 8:56am On Sep 25, 2008 |
Ochu nwa okuku nwe ada, nwa okuku nwe mwomwo oso Literal: It's the chicken pursuer's fate to fall down, the chicken's fate to continue running Meaning:Your adversaries will not succeed in doing you any harm, they may try but they will not succeed. Ime a kwu oto tuta na-apu ara Literal:A pregnancy conceived while standing begets madness Meaning:Poorly planned arrangements always end up in chaos and regret. E gbue maka iwe, e nie maka isi Literal:If we kill because we are angry, we'll bury because of stench Meaning:Forgiveness is the best form of revenge. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by robby1(m): 3:57am On Sep 26, 2008 |
@ ify obughi okpo[b]w[/b]o. anyi na asi okpo[b]gh[/b]o abu'm onye ozuitem na Bende L.G.A, |
Re: Igbos come show your proverbs skills by AMIGO112(m): 12:12pm On Sep 26, 2008 |
Nwata nodu ana ebe ndi toroya kwu oto,nney a akpoghi ya nna ya apkoya IF A CHILD SITS AND HIS ELDERS STAND,IF HIS MOTHER DOESN'T CALL HIM ,HIS FATHER WILL CALL HIM. Onye wetara isi ya ka eji tiwa aku-bekee agaghi enwe onu ita ya HE WHO VOLUNTEERS HIS HEAD FOR THE BREAKING OF THE COCONUT WILL HAVE NO APPETITE TO EAT IT Otuobula osoro ukwu nwanyi ya bue, obu nwoke ga ari ya elu NO MATTER HOW LARGE A WOMANS WAIST IS, IT IS A MAN THAT WILL CLIMB IT |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 9:11pm On Sep 26, 2008 |
@Robby. . .e merem mistake na ide ya.i really meant okpogho.dalu ! a bum one Arogod.uzo ulo @Amigo,ndeewo.more ilus biko.Nna gi muru gi,i jighi ujo bia ! @Echelon,a likerim ilu gi ndia.u always come back fresh and ndu ndu . @mmadu nile,Ya gazie ! Mmiri mara ugo a sago ugo ahu |
Re: Igbos come show your proverbs skills by onyinye2(f): 3:55pm On Sep 28, 2008 |
@unu niile This is what nnem told me not to long ago when I was really frustrated in learning the Igbo language. Cause I know words now, but the trouble is putting them into reasonable sentences. Anyways this is what she told me, "Iyi mba na-aso ka okwu ha" (The rivers of a people flow at the same rate as their language.) |
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 7:01pm On Sep 28, 2008 |
Quite thought provoking… |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 1:10am On Sep 30, 2008 |
hmmmn Ilu nke a dikwa omimi |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 3:50pm On Oct 01, 2008 |
lol Umu igbo happy independa ! anyi ga ebido riwe ji Anam hapu ji awusa Abakaliki rice kama karia dangote garri Ohaji di nma na onu karia garri ijebu all forms of dependence na ndi mba ozo must kwusiriririrrrrrrrrrrrrrrrri Chukwu Gozie ndi igbo nile nye anyi oke ruru anyi https://www.youtube.com/watch?v=m_qebNnphiI&feature=related Igbo ga adi oooooooooooooo |
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 3:42pm On Oct 02, 2008 |
Ogbu opi n'ezi imi He who works must chop |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 4:39pm On Oct 02, 2008 |
Rubi kedu? @Topic,ihe soro chi jie/uhuru ji gba,nwanne di ma onwe ha. no matter how dark the night might be,in-laws still recognize themselves Mortiple,Kashiff,Youngies,Nwakaibe,Echelon, unu alulu nwanyi independa? ole ebe unu no? |
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 7:16pm On Oct 02, 2008 |
Ify na rubi daalu nu. Onye asi jide ka o ji na-eme ife oma ma onye asi ya rapu ka o ji na-eme ife ojoo. Jidekwa nu ka unu ji! N'eziokwu, treedi a aburuwo nnoo ulo m nke abuo, ebe m na-ezu ike ma m gwuchaa osimmiri ukwu na nke nta di na rivas steeti a. Amaghi m ihe treedi a aka abu ma o buru na unu a noghi ya. We thank you two. Ilu Igbo juru m onu ma ntughari ekweghi m ugbu a. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 1:51pm On Oct 03, 2008 |
echelon: echelon Daalu kwa ina aga rig? lezie kwa anya maka miri biko ebi turu m n'ph Aka aja aja n' ebute onu mmanu mmanu Onye ube ruru ya ra cha If good thing happens to you enjoy it |
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 5:32pm On Oct 03, 2008 |
Ify kedu? biko joliwa ooo!!!!! O bughi gi mere onwe gi eze ogba katara aka si ma obughi gi Anaghi azo eze azo ana amu eze amu People don't struggle for kingship they earn it |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 7:25pm On Oct 03, 2008 |
lol Rubi na Echelon o nwere akuko m ga akoro unu.for fun biko,onye e wela iwe dokwa Gee nti : O nwere otu nwoke onye igbo gara m lere anya na Jerusalem.o rute na mmiri Capernum,ebe ahu Jisos gara ije n'elu mmiri so o nwere ndi okwo ugbo boat no ebe ahu.nwoke onye igbo ahu choro iba nu ugbo ahu ka o were leta mmiri ahu ofuma,lekwa ihe gaziri nu : Onye igbo ; a chorom iba ugbo Okwo ugbo; to and fro 500 $ Onye igbo: cheei maka gini?no wonder onye nwe anyi jiri ga ije n'elu mmiri a. lol,ndi igbo di 3 mush Onye ube ruru ya racha biko |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 9:26pm On Oct 03, 2008 |
@Topic,ukwu jie agu,mgbada a biara ya ugwo. If the Lion is lame or nursing a leg wound,even erhm ha,i cant go further oooo Bikonu umu nne m gini bu "mgbada"? |
Re: Igbos come show your proverbs skills by toshmann(m): 9:28pm On Oct 03, 2008 |
lol, ify, ibukwa onye igbo . . . . . mgbada=antelope ify here is ur bill . . . $45.00 |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 9:31pm On Oct 03, 2008 |
lol Tosh dalu.cheei so mgbada bu antelope a nam ata antelope pieces Dont worry,i wud pay your bills with felimbombo tonite,just do tonite on me. antelopeeeeeeee |
Re: Igbos come show your proverbs skills by toshmann(m): 9:37pm On Oct 03, 2008 |
ifyalways: heeeeey ala mbano eeeee ify, mu na gi nwe abali taa ebe m nwere ukwu belgium, nganga g'egbum egbu ka m ga zuta condom |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 9:42pm On Oct 03, 2008 |
LOL Tosh i kpodela catechism isi na ala agu.ole ebe i huru mu na gi owu? haa,lekwam biko ,a nom be di,a chuputakwalam n'ihi na you are not worth it. kagbuo ihe ahu i dere biko |
Re: Igbos come show your proverbs skills by toshmann(m): 9:44pm On Oct 03, 2008 |
ify cooluo down. o gini di sef ugbu a m chargi-chara ka i na abia i koro rubbish. biko bia k'anyi lakpuo na chi egiwela. mee osiso b4 fake abata ebe a |
Re: Igbos come show your proverbs skills by Kashif(m): 11:51pm On Oct 03, 2008 |
Ha Tosh, O na-achakwa gi red! Okwa ire oma ka ejula ji aga n'ogwu, |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 8:12pm On Oct 04, 2008 |
rotflmao gwa Tosh biko o ji ya na njo Igbo nma nma nu |
Re: Igbos come show your proverbs skills by darfur(m): 10:00pm On Oct 04, 2008 |
lol. . . nwatakiri a unu na akpo tosh eh. . . o churchi |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 8:53pm On Oct 05, 2008 |
Darfur,ike Tosh a gwula anyi nile @Topic,mmadu gwaram nkea ugbu a,Mmadu a naghi agbanari Otele ya na oso. you can't run faster than your ass O dikwa egwu mana o bu eziokwu |
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 11:47pm On Oct 05, 2008 |
Agbisi gbaa otele otele amuru ako If black ant bits ass ass learns quickly One learns only through one experince |
(1) (2) (3) ... (53) (54) (55) (56) (57) (58) (59) ... (101) (Reply)
African Weddings From All Over! / Keggites Members : Introduce Yourself & Ilya / Yoruba Idioms: Owe Yoruba, Itunmo Re Ati Lilo Re
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 36 |