Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,169,942 members, 7,876,597 topics. Date: Sunday, 30 June 2024 at 09:21 PM

Igbos come show your proverbs skills - Culture (53) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbos come show your proverbs skills (281329 Views)

Nigeria Pidgin Proverbs & Their Meanings / Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) / Yorubás come show your proverbs skills (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (50) (51) (52) (53) (54) (55) (56) ... (101) (Reply) (Go Down)

Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 3:35pm On Aug 11, 2008
ifyalways:

Rubi, kiss kiss kiss
@ all weekendi oma nu
atacharam ukwa ja eze cheesy amaghim ihe okwu a putara undecided

A hu di m juicy
atachara ukwa ja eze means E kwu ola m eziokwu n'ile mu nwere ike ikwu
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 3:53pm On Aug 11, 2008
Mortiple:


Igbo si na: Agbara gburu onye nwe isi ya, obu onye ka oga ahapu?
The deity (oracle) that killed its head custodian, who then will it spare?


Yeah! Because,

Unwu gburu ogaranya liri ogbenye na ndu!
A famine that killed a wealthy man will bury a poor man alive

Deeje!
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 7:07pm On Aug 11, 2008
@rubi dalu. a amghim ihe di okwu putara,a nam ana nwanne nwoke ego,o gwa m na o nweghi ego,m mee insist ya gwa m na otachara ukwa borom eze.anyway thanks kiss
Echelon na Mortiple,unu emela.
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 9:10am On Aug 12, 2008
Please can anyone translate the following into Igbo:

Secure Password Authentication

someone is asking
Re: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 10:59am On Aug 12, 2008
echelon:

Please can anyone translate the following into Igbo:

Secure Password Authentication

someone is asking

Echelon, obu gi bu "Professor of Igbo Language" anyi nwere na Nairaland.
Igbo si na: Onye gara na ebe ngwere si ya bunye ya oche, ga aju onwe ya ajuju si - kedu nke ya bu ngwere noduru.
A visitor who asked his host, the Lizard to offer him seat should first ask himself, which one is the Lizard sitting on.

Secure = (as in obtain) Nara
Secure = (as in make safe) Chekwaa
Password = Okwu mbanye (okwu nzuzo) grin
Authentication = undecided

(Nara) Chekwaa okwu mbanye gi.

Ifyalways, Youngies, Presido, Agaba, Rubi, etc, biko tinye nu onu.
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 3:26pm On Aug 12, 2008
echelon:

Please can anyone translate the following into Igbo:

Secure Password Authentication

someone is asking

Secure = stable. n chebe ma obu mkpuchi ta eg ulo aku bu ebe ana eche be ego

password = a secret word. Aha nzuzo nani gi mara

authentication = real, genuine. Ihe di etu e siri de we ya ma obu kwu e ya na mbu eg okwu a bu ezi okwu onweghi asi di na ya
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 5:25pm On Aug 12, 2008
Secure Password Authentication

Secure = gbasiri ike

Password = okwu nzuzo

Authenitication = njiri mara

Therefore Secure Password Authentication = Okwu nzuzo njiri mara gbasirike undecided
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 6:09pm On Aug 12, 2008
o dikwa egwu.O nweghikwa ebe m ga esi etinye onu na ihe nka hoha  cool O buru na ndi Prof. igbo dika Echelon a maghi ya,nwa mgbenye dika m esikwanu ole otu amata ya?  cheesy cheesy cheesy
@Topic,otu aka ruta mmannu,o zuo oha onu.
if one finger is oily,its touces/gets to the other fingers.

  Igbo na asu na olu na olu mana ha kwa ukwara,o buru otu ihe 
igbos speak in different dialects but when theycough,its same all over  cool
unu emela  kiss
Re: Igbos come show your proverbs skills by chibaby5(f): 6:13pm On Aug 12, 2008
wow ds is real gd. dont have any tho lolz, ma bad! hpe 2 learn sha grin grin grin wink
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 7:12pm On Aug 13, 2008
cheei.threadi anyi nozi na ala ala cry cry cry cheesy cheesy
@Topic,onye fee eze,eze erute ya aka
when you respect a king,u stand a good chance of being made a king
lol,mana o tekwala m fewere eze,ole mgbe di tin ga erum aka?ma chigbuo ndi mmadu tongue tongue tongue tongue
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 10:26pm On Aug 13, 2008
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 7:27am On Aug 14, 2008
ole onye choro i webata aka enwe na threadia?olekwanu mmadu nile?

ka anyi wepu aka enwe na ofe tupu ogho aka mmadu
lets remove the monkeys hand from our pot of soup b4 it turns to a humans hand.

Obi adighim nma ooooo.unu ripitacha biko.
Youngies,Echelon,Rubi,Mortiple,Kashiff,Pres na ndi ozo sad
Re: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 12:27pm On Aug 14, 2008
ifyalways:

ole onye choro i webata aka enwe na threadia?olekwanu mmadu nile?

Obi adighim nma ooooo.unu ripitacha biko.
Youngies, Echelon,Rubi, Mortiple, Kashiff, Pres na ndi ozo sad

Igbo si na: Ana egbutu orji, Umu Enwe ana enyighari elu.
When the Iroko tree is being cut down, the monkeys (on it) begin to migrate.

Ify, anyi adighi aga ebe obula. Ebe a na amasim karacha ebe ozo.

Ndib'anyi, nosienu ike!
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 2:30pm On Aug 14, 2008
Ugo rie awo, mma ya aruo
If an eagle eats a toad, it's beauty is tainted

Onye chi ojoo ka mmiri na-afa n'eze
It's those with bad gods that water stick to their teeth

Agadi nwoke jide oji n'aka kwaa "ehem", ndi mmuo egewe nti ihe o ga-ekwu
When an elder man clears throat while holding kola nut, the spirits become attentive to what he has to say

Onye si na unu agaghi adi, ya were nkata chujuo ite mmiri.
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 5:34pm On Aug 14, 2008
Nwanyi mara obi di ya isi ki isi n'ubi yo ma
nwanyi nke mara obi di ya lee agwa bu nma lekwara
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 5:42pm On Aug 14, 2008
Ele cha ahara bu uto enyi na enyi buru kwa uto di na nwunye
over look some certain things is the key to a sweet relationship

Nkwanye ukwu abughi itu madu ujo
You respect someone does not mean you are afraid of him/her
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 6:40am On Aug 15, 2008
unu emela. kiss
Ujo choburu itum b4 maka na
Otu osisi a naghi agho ohia
a tree doesnt make a forest ozokwa
A nyuko amiri onu,o gba ofufu
when we urinate together,it forms lather
Birikwe nu,ndi nwe mmadu
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 5:10pm On Aug 15, 2008
Threadia sef cheesy

Oku da ibube odika onyuru anyu
When fire is just smothering, it appears to be extinguished

Ify agwo anyi gburu odi mkpirisi ole?
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 11:34pm On Aug 15, 2008
Youngies o di nkpirisi asato cheesy
@Topic,okuko chi umu na agba oso,o na ele anya na azu.
a chicken with chicks when its on flight keeps looking back and checking for her chicks.

weekendi omanu.Biko unu tinye ndi egwu boolu anyi na ekpere,obi esighim ike.ike m jikwanu ebe akwa a dighim.infact a nam a gara ha nyte vigil.lol
ka chi boo nu kiss
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 6:48am On Aug 17, 2008
Ndi CIV agbalala before,mana today anyi ejidele ha na siki 6.Obi oma a kpagbuolam
@Topic,anu gbala taa,echi bu nta
If the game escapes today,morrow is another hunting day.
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 10:19am On Aug 18, 2008
Ify how does it feel to be with your CIV firends and watch Naija beat them hands down?  cheesy

Onye kariri mmadu kariri chi ya
Whoever is greater than you is also greater than your god
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 1:34pm On Aug 18, 2008
A si na onye huru mmadu kwuwe okwu na-ekwu ka onye ahu tunye onu
It is said that whosoever sees someone and starts talking is talking so that the person will contribute

E kpuchikata anwuru oku ihe, o dighi ihe ga-egbochiri ya ihu uzo o ga-esi jewe elu igwe
No matter how smoke is covered, nothing shall prevent it from getting to the sky

Ohia nwere ebu nwee anu(n is dotted), gini bu mkpa ya?
A forest with wasps and bees, what does it lack?

Weather report: It's raining cats and dogs in port harcourt for one week now
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 7:00pm On Aug 18, 2008
Agba nke mbu otu a n'ogwe, agba nke abuo otu a n'ogwe, obu n'ogwe nani ka aturu apia?

Mu lutara gi nwanyi mu ato wara gi ute
If I marry a woman for you so I will still spread mattress for you

O bu ghi ihe n'ile n'amuke amuke bu ola edo
Not all that glitters are gold
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 7:47am On Aug 20, 2008
Thanks to y'all that responded to the translation request.

We finally translated SECURE PASSWORD AUTHENTICATION as:

Nnyocha akara nnabata echedoro echedo
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 10:02am On Aug 20, 2008
echelon:

SECURE PASSWORD AUTHENTICATION as:

Nnyocha akara nnabata echedoro echedo


Gbam!! Nothing can be closer in translation than this.

How do you translate "War on Terror" in Igbo?
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 1:14pm On Aug 20, 2008
cheeei,
umunne m ooooo.a nam e missicha onye o bula.a dikwala addicted to ebea not NL angry
Ya gaziere onye o bula.
Youngies,Echelon,rubi,Mortiple na Kashiff biko unu ekwela ebea juo oyi.
@Topic,nwa akwo na azu amaghi na ije di anya
[color=#990000]a child on the mothers back does not know/understand how far the journey is
[
@Echelon,i bu preoff na asusu igbo.jide ka i ji.
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 3:21pm On Aug 20, 2008
Agba nsi nkiti ya n'esi
If you leave feces it start to smell
Re: Igbos come show your proverbs skills by Kashif(m): 4:44pm On Aug 20, 2008
youngies:

Gbam!! Nothing can be closer in translation than this.

How do you translate "War on Terror" in Igbo?

War = Agha

Terror = Ujo/Egwu

I nweziri ike jikoo ha abuo otu obula o siri masi gi grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 4:51pm On Aug 20, 2008
youngies:

How do you translate "War on Terror" in Igbo?

Agha megide ihe egwu
Re: Igbos come show your proverbs skills by Kashif(m): 5:02pm On Aug 20, 2008
echelon:

Thanks to y'all that responded to the translation request.

We finally translated SECURE PASSWORD AUTHENTICATION as:

Nnyocha akara nnabata echedoro echedo


Hmmmmmm, E nwere m ntakiri ntunye na nkea.

SECURE = Nchekwa/Nchedo/Mkpuchi

PASSWORD = Okwu Igodo (Key is called Igodo in Igbo language so, permit me to translate 'pass' as 'key')

AUTHENTICATION = Ntule (Nnyocha could pass for VERIFICATION)

So lets analys that phrase "SECURE PASSWORD AUTHENTICATION".  We will agree that the main process here is to authenticate the password. However, the ambiguity arises if you discreetly want to know what is secure. Is it the PASSWORD or the PASSWORD AUTHENTICATION? Let us assume (from Echelon's interpretation), that it is the PASSWORD that is SECURE. (Sorry for the 'unnecessary' details).

So we should have something like this:

Ntule Igodo Okwu echekwara echekwa.

It is possible I am wrong. Umu nna, O bu ihe mere ede o ji bee nwii. Udo diri unu nile.
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 5:12pm On Aug 20, 2008
Deeje! Maazi Kashif

I agree with your translation but for "Igodo okwu" - your translation for "password". My objective while translating was to make sure that if a back-translation is made, the original english meaning would not be lost. Translating "Igodo okwu" back to english gives something like "keyword" and the original meaning "password" would be lost.

That is why I chose "akara nnabata". "Nnabata" alone shows it has to do with controlled access which is the essence of a password.

Jidekwa ka I ji  cool
Re: Igbos come show your proverbs skills by Kashif(m): 5:20pm On Aug 20, 2008
Echelon, I bu onye nze chizuru echizu. E kwenyerem hooha n'ihe I kwuru. E nweghi m mgbagha.

Ify nwanne m, E nwetara m ase nilie I juru banyere m. Chukwu gozie gi. Jidekwa k'iji. kiss

(1) (2) (3) ... (50) (51) (52) (53) (54) (55) (56) ... (101) (Reply)

African Weddings From All Over! / Keggites Members : Introduce Yourself & Ilya / Yoruba Idioms: Owe Yoruba, Itunmo Re Ati Lilo Re

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 41
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.