Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,169,942 members, 7,876,597 topics. Date: Sunday, 30 June 2024 at 09:23 PM

Igbos come show your proverbs skills - Culture (52) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbos come show your proverbs skills (281330 Views)

Nigeria Pidgin Proverbs & Their Meanings / Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) / Yorubás come show your proverbs skills (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (49) (50) (51) (52) (53) (54) (55) ... (101) (Reply) (Go Down)

Re: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 1:19pm On Aug 06, 2008
@youngies
Anugom ihe ikwuru (I've heard u). Anokwam na IMEEM na emeya arrange ugbua.

Nke a bu ilulu nnuru na ofu egwu ndia mu na cho itinyere unu.

Ogborogboro ijiji (Giant Fly) gara na ebe nwa'gbo na anyu nsi, ya masiya nke ukwu. Ngbe nwa'gbo rapuru, ya acho iri nsi a, omaghi na nkita nu na akuku na eche ka nwa'gbo a puo, nkita achoo iri nya na nsi, Ijiji a ebere na elu akwukwo ede, we si "ahize nkita erighi mu na nsi".

A Giant Fly went and perched where a (beautiful) lady was excreting. Immediately the lady left, it attempted to do justice to it. It didn't know that a hungry dog was nearly watching and waiting for the 'meal'. As the fly landed on the , , the dog rushed the , The giant fly perched on a Cocoyam leave nearby and exclaimed: "thank goodness, the dog didn't eat me up with the excreta!"

The song: Ndi oru uzo agbaghara ibe ha (by Skylark). Coming to u soon!

Igbo biri nu!
Re: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 1:22pm On Aug 06, 2008
Okporokporo ijiji NOT Ogborogboro ijiji.

Error regretted.
Re: Igbos come show your proverbs skills by chisimdi(f): 2:12pm On Aug 06, 2008
@ify,nwanne,azutaram ihe mana ele etum ga si wetere gi ya. grin grin grin grin

@mortiple, nwanna ndewoo,dalu maka comment gi na picture.Mana aluo lam di,ejikwam umu Ato(umunwoke)

@topic,Asi na nwata kwocha aka,o soro ogaranya rie ihe.
Okwuru anaghi akari onye kuru ya.

Igbo kelenu,rie nu,Unu anwula.Ndewo nu o.
Re: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 2:24pm On Aug 06, 2008
chisimdi:

@mortiple, nwanna ndewoo,dalu maka comment gi na picture.Mana aluo lam di,ejikwam umu Ato(umunwoke)
Umu atoo? Chineke anukwam gi na ukwu, ndi nugi n'aka akari go!
Biko agwakwala digi. lipsrsealed
Anyway, appreciation abughi njo.
grin

@IFYALWAYS, obu gini n'eme zi?
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 7:35pm On Aug 06, 2008
Mortiple  grin grin grin jobu a kuola  tongue
chisimdi i si na iji umu soja ato?cheeeeei,biko Imaka,nma nwanyi bu after nwa,lol the real beauty radiates then.ndeewo bekkee  kiss kiss kiss
youngies i si mgbe i na ata ugba na gini?lekwa oche were  cheesy boiz m ma mgbe a muru ha,ndi rapid growth  grin grin grin
Echelon,rubi,Kashiff na ndi ozo,unu aputakwala?
@Topic,ihe nara oru bu oru
what takes the place of work is work/what stops ons from going to work is work too
lol@ijiji na nsi na nkita
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 6:04pm On Aug 07, 2008
Ole everybodi gawara?

Otu m oyi nga oo ma owurucha onye Owerri wink
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 6:09pm On Aug 07, 2008
youngies:

Ole everybodi gawara?

Otu m oyi nga oo ma owurucha onye Owerri wink
erhm Yonugies i si na gini mere? shocked shocked shocked
i hope na o bughi ihe m chere?ima na o bughi otu aki si ada na nti ka o si ato na onu.lol
i hope na o bughi ka i siri dee ihea ka nkowa ya siri di? cheesy
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 6:11pm On Aug 07, 2008
Ify nani gi makwa ihe i bu n'obi.

Lekwa akpa abu m, aji adighikwa ya
My armpit is clean-shaved cheesy
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 6:16pm On Aug 07, 2008
haaa
A na ekwu nke i mere i ka na emekwa more shocked shocked shocked
gini ka nwa agboghobia niile bu na obi?shuooo,biko okwa ara ka m bu na obi,nothing more cheesy
Youngies,lekwa m ooooooooo
Asiri guwa agbara o tewe uri onu cheesy
when a woman wants to gossip,she wud start by applying lipstick
wondering onye asiri na agu really,me or youngies?
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 6:22pm On Aug 07, 2008
Hiaa, kedukwa nke butere ara na threadia, Ify o gini na eyele gi sef? Nekwa m oo, i lata m okpa mbara

O ihe kwuru, ihe akwudebe ya
When something is standing, something else will stand beside it
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 6:26pm On Aug 07, 2008
hehe
okwa i choro ima ihe m bu na obi?i choro i chiputam ukwu na ezi bia hapum okwa ya?
lai lai Youngies,a gaghim ekwe ka i jiri isim nwuo garri  cheesy

nnam si na "okwu na eweta okwu"
talks begats talks
Re: Igbos come show your proverbs skills by steroid: 6:34pm On Aug 07, 2008
Ndi Igbo si, olu ha na eji anata ego awu olu ha na eji akwu ugwo


Translation- the voice used in borrowing money is not the same voice used in paying back.
Re: Igbos come show your proverbs skills by presido1: 6:37pm On Aug 07, 2008
Hahahahahaha threadi anyi a awuru go ihe ozo grin grin grin grin
Ify bia nu ka m leta ihe ibu na obi. tongue tongue tongue tongue

Trouble dey sleep now i wan go wake up, na palava i dey find ooh. lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 6:40pm On Aug 07, 2008
Ify ihe i na ako bu ajambene

Adi m very sure na nna gi gwakara gi, na obu okwu na enweta osisa
Talk begats answer
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 6:41pm On Aug 07, 2008
steriod ndeewo.
eziokwu ka i kwuru.ego igweeee,hmmmn  lipsrsealed
Pres burukwa ajo mmuo gi gawa another place  cheesy
E kwutela m okwu ihe m bu na obi okpa a mawa gi jijiji,ndi otu ekwensu  tongue
E bum "ihe" gbara okpurukpu na obi  cheesy
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 6:41pm On Aug 07, 2008
Presido biko wepu aka na ara Ify ooo
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 6:43pm On Aug 07, 2008
Presido

Udara siri na obughi nani ya muru nwa ana apiwa onu
Udara said she is not only one that has baby whose breast must be squeezed
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 6:44pm On Aug 07, 2008
haa
iwe ga ewekwa m  cheesy cheesy cheesy
onye jikwanu di ara?onye na agwa onye ha wepu onu na ara m sef?  tongue tongue tongue

agbara aka na azo ala,onye ji ji a na akonye
erhm,omo this proverb no get translation hoha  cheesy
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 6:46pm On Aug 07, 2008
youngies:

Presido

Udara siri na obughi nani ya muru nwa ana apiwa onu
Udara said she is not only one that has baby whose breast must be squeezed
Youngies,is this the translation 
odika ara a na agu gi.
nnam si na nwoke a naghi aju ara,o nwucha ara nne ya,o nwuo nke enyi ya nwanyi bia nwurima nke nwanyi ya till ebighebi  angry angry angry angry
unu elekwara egwu boolu ndi be anyi na dni holland?boiz ndia jikwa egwu na okpa,there is hope grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 6:53pm On Aug 07, 2008
Hapcha ndi egwu bolu Siasia aka, ha ana agba bolu ka ndi nghuru ara tupu ha abata na field grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by presido1: 6:53pm On Aug 07, 2008
ifyalways:

odika ara a na agu gi.
Oso kwa agu m cool cool cool cool owu m bia kete nda. undecided undecided undecided

Yougi abegi hapu aka ma anara nourismenti cheesy cheesy cheesy
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 6:59pm On Aug 07, 2008
youngies:

Hapcha ndi egwu bolu Siasia aka, ha ana agba bolu ka ndi nghuru ara tupu ha abata na field grin
ewoooo ! ! !
ala aruola,biko Youngies ga nwurutu ara,i think u really do need it.ga nwuru ara tupu ara agba gi cheesy
presido1:

Oso kwa agu m cool cool cool cool owu m bia kete nda. undecided undecided undecided

Yougi abegi hapu aka ma anara nourismenti cheesy cheesy cheesy
hmmmn
ara nwere nafdac nomba ka o bu nke ole?ndi nafdac e kweghi enye nke m nomba cheesy
onye o bula ventureru nwuo di ara is doing so at his own risk grin grin grin grin

lol,ndi ara ato cheesy
Re: Igbos come show your proverbs skills by presido1: 7:15pm On Aug 07, 2008
ifyalways:

ewoooo ! ! !
ala aruola,biko Youngies ga nwurutu ara,i think u really do need it.ga nwuru ara tupu ara agba gi :Dhmmmn
[b]ara nwere nafdac nomba ka o bu nke ole?ndi nafdac e kweghi enye nke m nomba cheesy
onye o bula ventureru nwuo di ara is doing so at his own risk grin grin grin grin[/b]lol,ndi ara ato cheesy
Achighi m ima, ngbe uwa wu uwa ara anaghi enwe nafdac ma afor kwa numba.
Bute ya hia i'he nwutara na isi m. owu mbia nso?, credit crunch ekweghi m zuta carnation. tongue tongue tongue
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 7:19pm On Aug 07, 2008
Pres iwu onye ara.
o di nma ma o di njo,i choghi ima,abi? lol
anyway o dikwa nma,ebe o bu ara bu nkpa gi,i ga enweta ara soonest

Onye kwue ihe bu nkpa ya,umu nna ya a turo ya meeting
when one tells his kinsman his problem,they wud profer solution for him

pres ara jenny kwanu? o gbula gi? tongue
Re: Igbos come show your proverbs skills by presido1: 7:54pm On Aug 07, 2008
bia nwakiri a asu i'na enye m gi ekwoo, asi kwanu inaghi enye m let me know.
Aji kwala i'he chineke nyere gi ashi ashi undecided undecided undecided

Anyway ka gaa city center now, idola m akpiri.
Tosh come make we gather go, tongue tongue tongue tongue
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 12:26pm On Aug 08, 2008
Tosh alugokwa nwanyi, his wife na enye ya ara as breakfast, ara during lunch time as appetiser, ara as desert after dinner. Aka eketora Tosh nwa mama, o nweghizikwa efe for those sour city center aras.

Nwanyi na gba oso na ejide ara ya aka, mara na oso achuwebe ya
If a woman is holding her breast while running, let it be known that nothing is pursing her yet
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 4:51pm On Aug 08, 2008
Ekenekwa m unu kene ihe na-emere unu ihe. Ya mere ara domain again?

Ilu Igbo:

Otu nwoke si, ma ndi luru ogu, ma ndi gbara oso, ha niile bu agha
A certain man said, those that fought in the battle, plus the refugees, all are war

Nwata riwe ihe, taa aru n'aka, o lee aka o ga-eji tinye ozo n'onu?
When a child bites his fingers while eating, with which fingers will he use to put food in the mouth?

Nwanyi lelia di ya, ike akpoo ya nku
If a woman looks down on her husband, her buttocks will dry up

Onye ugo bere n'isi bu onye nwuru anwu
Whosoever an eagle perches on his head is a dead man

Ka m biakwa…
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 7:19pm On Aug 08, 2008
Youngies na Pres a dim sure na unu a nwuola ihe na agu unu? cheesy
Echelon,lol,deje.ilu nke a togbugom
"nwanyi lelia di ya. . . . .but it should be vice versa cheesy both ways,it goes.
@Topic,nkita si na ndi nwere ike a maghi ano odu
Dog said that those ppl blessed with nyash dont know how to sit.
@Mortiple,i nwetabeghi linki egwu ahu?
Rubi,i mere olia?Ya gazie kiss
Kashiff na Nwakaibe,udo chikwa na side unu
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 7:47pm On Aug 08, 2008
Ify adi m nma smiley kiss
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 8:39pm On Aug 09, 2008
Rubi, kiss kiss kiss
@ all weekendi oma nu
atacharam ukwa ja eze cheesy amaghim ihe okwu a putara undecided
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 12:38am On Aug 11, 2008
ihe ga ewekwam cheesy cheesy cheesy
Onye tukwu ala enyo Otele ibe ya e chefukwala na onye ozo ga na enyokwa Otele ya
when u stoop down to look at anoda mans nyash,dont forget that your nyash too wud be peeped at by anoda man/for every action,dia is equal and opposite reaction grin
Excess udo chiba na izu uka kiss
Re: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 3:20pm On Aug 11, 2008
Igbo, kelenu!

@Ifyalways, nwetu ndidi obere. Akam na ahazi ya.

Igbo si na: Agbara gburu onye nwe isi ya, obu onye ka oga ahapu?
The deity (oracle) that killed its head custodian, who then will it spare?

Igbo si na: Mmiri maa onye-ije, ije ya aru o!
When rain beats a traveler, his/her journey will come to an abrupt end.

Igbo si na: Onye nzuzu (iberibe) amayi na adanneya bu obia.
A fool does not know that his mother's first daughter (i.e. married) is a stranger in his house.

Igbo ndewo nu o!

(1) (2) (3) ... (49) (50) (51) (52) (53) (54) (55) ... (101) (Reply)

African Weddings From All Over! / Keggites Members : Introduce Yourself & Ilya / Yoruba Idioms: Owe Yoruba, Itunmo Re Ati Lilo Re

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 44
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.