Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,174,837 members, 7,893,286 topics. Date: Thursday, 18 July 2024 at 07:56 AM

Igbos come show your proverbs skills - Culture (49) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbos come show your proverbs skills (282659 Views)

Nigeria Pidgin Proverbs & Their Meanings / Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) / Yorubás come show your proverbs skills (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (46) (47) (48) (49) (50) (51) (52) ... (101) (Reply) (Go Down)

Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 6:06pm On Jul 21, 2008
lol
onye mara na ogu na acha ya n"isi ya buru uzo metu ibe ya aka. cheesy
e volunteergom onwem as ref,piiiiiiiiiiiiiiiiii start grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 6:11pm On Jul 21, 2008
I ma ihe m ji kita? E ji itali imo oka! Ngwa queenisha biakwa ebe a ozo kita …
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 6:14pm On Jul 21, 2008
Queenisha agbalala.
mana Echelon,i choro i lusa nwanyi ogu?  shocked shocked shocked
i tuo ya na ala,  lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed  cheesy
o tuo gi na ala,  lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed grin
lol,Queenisha biko narakwa this guy oso.hoha  cool
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 6:16pm On Jul 21, 2008
A choro m iyi ya egwu  cheesy
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 6:19pm On Jul 21, 2008
a na amachakwanu cheesy
o ka nma na onara gi oso,maka na igbo si "onye agbala nwa agu aka n'odu,ma o di ndu ma o nwuru anwu"
dont touch a tigers tail,be it alive or deathqueenisha na agbakwa biko cheesy
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 6:53pm On Jul 21, 2008
Rubi ooooooooooooooo
e chefuolam ihe m choro iju gi na mbu.
ole gi ugbua?biko "arigbo" na "nchu-anwu" abu otu akwukwo?
o gbaram ghari,doo m anya. cool
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 7:41am On Jul 22, 2008
@Ify
Both are the same thing. My father's people call it "arigbe" while my mother's people call it "nchu anwu". It's possible that apart from it's use in cooking, it's also used in repelling mosquitoes hence the name "nchu anwu"  undecided
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 10:57am On Jul 22, 2008
Some dialet also call it "Ahiji", in Abuja here they call it "scent leaf"
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 2:28pm On Jul 22, 2008
@echelon iyere eye n'ihe gbasara ndi igbo
Ibu igbo profeso?
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 3:12pm On Jul 22, 2008
ifyalways:

Rubi ooooooooooooooo
e chefuolam ihe m choro iju gi na mbu.
ole gi ugbua?biko "arigbo" na "nchu-anwu" abu otu akwukwo?
o gbaram ghari,doo m anya. cool

Amaghi m ihe bu arigbo mana amam nchu anwu
I chetere lem nchuanwu eji esi nkwobi anata n'uhuruchi
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 3:15pm On Jul 22, 2008
Echelona sef,i ga amacha ihe nile na igbo?adiwalam jealous  cheesy cheesy  cheesy
mu na nwoke na eme di argument.ihere egbuolam.di bobo gwara na ha abuo bu otu ihe,m mere isi okpukpu si na o bu asi.
ilu ooooooooooooooooooooo
unu tuta ilu biko  tongue
Re: Igbos come show your proverbs skills by NegroNtns(m): 3:43pm On Jul 22, 2008
Kedu,

Can someone please open a thread on "Learning Ibo language". I want to learn. I speak Yoruba and Hausa fluently and would looove to say the same for Ibo. :-)
Re: Igbos come show your proverbs skills by LadyJ1: 3:46pm On Jul 22, 2008
Negro_Ntns:

Kedu,

Can someone please open a thread on "Learning Ibo language".  I want to learn. I speak Yoruba and Hausa fluently and would looove to say the same for Ibo.  :-)

ok,go to d igbo kwenu thread,im very sure they will teach u igbo there smiley
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 3:50pm On Jul 22, 2008
Lady J:

ok,go to d igbo kwenu thread,im very sure they will teach u igbo there smiley
heheheheheh
teach him indeed.ha chere Echelon,nani ya nwere di time and patience. cheesy
ilu plsssssssssssssssssssss sad
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 3:55pm On Jul 22, 2008
Lady J:

ok,go to d igbo kwenu thread,im very sure they will teach u igbo there smiley

Idi sure na ochoro imu igbo for real ya buru kwa eziokwu omutacha ugbua o buru anyi mewe ihe ochi
Zebrudaya si n'izu ka nma na nneji yo oooooo ooooooooooo
Re: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 4:08pm On Jul 22, 2008
Chaa chaa chaa,
Igbo, rie nu!
Igbo, biri nu!!
Igbo, meka nu!!!

Umunne na Umunna, ndi Igbo kwoo aba, anam ekele unu. Asim ya diri anyi nile mma.

Alotolam (I am back)! Anam abia na ogbako anyi am bu Nairaland kwa mbosi, kama adighim enwe ohere itinye onu na okwu. Igbo si na: Ihe (Ife) dabara na mmiri, ukwu ka eji acho ya.

Ify, Echelon, Youngies, rubi, otele, na kwa ndi ozo, asim ndewo nu!
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 4:12pm On Jul 22, 2008
Mortiple:

Chaa chaa chaa,
Igbo, rie nu!
Igbo, biri nu!!
Igbo, meka nu!!!

Umunne na Umunna, ndi Igbo kwoo aba, anam ekele unu. Asim ya diri anyi nile mma.

Alotolam (I am back)! Anam abia na ogbako anyi am bu Nairaland kwa mbosi, kama adighim enwe ohere itinye onu na okwu. Igbo si na: Ihe (Ife) dabara na mmiri, ukwu ka eji acho ya.

Ify, Echelon, Youngies, rubi, otele, na kwa ndi ozo, asim ndewo nu!

Nno biko n'abiarute n'threadia nihi na ndi ibgo turu ilu si anyu ko mamiri onu okpo ofufu
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 4:16pm On Jul 22, 2008
Negro_Ntns:

Kedu,

Can someone please open a thread on "Learning Ibo language". I want to learn. I speak Yoruba and Hausa fluently and would looove to say the same for Ibo. :-)
Ask any questions of yours and it shall be taught you, we have capable hands
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 4:35pm On Jul 22, 2008
rubi:

@echelon iyere eye n'ihe gbasara ndi igbo
Ibu igbo profeso?

Mba a bughi m. If I'll ever be a prof., it will be in electronic engineering  cool



ifyalways:

teach him indeed.ha chere Echelon,nani ya nwere di time and patience. cheesy

hmmm. patience…yes but time?… not much sad

@Mortiple
Nna daalu soo. Kee kwanu?
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 4:36pm On Jul 22, 2008
Mortiple nno.
kedu ejima gi Kahiff?
more ilusssssssssssssssssss nti anyi di open   smiley
udo di
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 4:39pm On Jul 22, 2008
Ndi be anyi si na
O na bu araghi ire esibe ogologo
You don't start measuring who is taller when they not even near the same height
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 5:51pm On Jul 22, 2008
dadsgal:

Kedu nnu eehhhhh,ndi oma

Anyi di mma. Gi nwa kwanu?
Re: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 4:01pm On Jul 23, 2008
ifyalways:

Mortiple nno.
kedu ejima gi Kahiff?
more ilusssssssssssssssssss nti anyi di open smiley
udo di

Kashiff gara ezum ike grin Oga alota oge na dighi anya.
Igbo si na: Adighi aju oke-mkpi ebe orahuru, ihe kaa mkpa bu otetara ura.
It is needless to ask about where a he-goat passed the night, the concern should be did he return home.

Igbo si na: Okokporo kwanyere onwe ya ugwu, ajuo ya "kedu ka umuazi di?"
When a bachelor esteems himself before people, they would inquire about his children's wellbeing without even knowing he has none.

Cha cha cha, young bachelors kwenu!
Cha cha cha, old bachelors kwenu!!
Cha cha cha, retired bachelors kwezue nu!!!
grin grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 5:04pm On Jul 23, 2008
okro adighi aka onye kuru ya
Okro cannot be taller than the owner/person that planted it
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 5:43pm On Jul 23, 2008
lol
Mortiple ole nke bukwa retired bachelors? cheesy cheesy cheesy
oya, cha cha all di retired spinsters kwenu cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy
@topic,onye noro ebe ono,ebe o na anoghi a na agu ya
when u are at point "a" u wud be itching to go to point "b" lol o kweghim ntapia hoha. cheesy
rubi,okwu ka i kwuru cool
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 6:07pm On Jul 23, 2008
Hmmm, m kwue ebe na agu m ino ugba, church agbasa cheesy

Ura toba uto, ekwu nwe ya ekwo
When sleep gets deep, then snoring commences
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 6:10pm On Jul 23, 2008
lol
youngies biko kwueeeeeeeeeeeeee  cheesy
Ekwuro ekwu mere onu,a nughi anu mere nti  tongue
needing/lacking i and not saying it out is the fault of the mouth,not hearing is the fault of the ear or now maybe hearing but not acting. lmao
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 6:13pm On Jul 23, 2008
Hmmmmmmm, I naha akwa nye m na onwuwa, don't blame me oo
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 6:18pm On Jul 23, 2008
onwunwa kwa?how and when?lol
okwa asi na nwata nna ya dinyere oshi na eji okpa a gbawa uzo,guy kwuo ihe na agu gi biko.o di njo anyi a tuara gi meeting.Ozokwa,oko kowa mmadu o gakwuru mmadu ibe ya o nyere ya aka,koo di oko.lol
Echelon no bi so?
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 2:16pm On Jul 24, 2008
Na wao,o gini choro ime ebea?unu ebidokwa ozo angry angry angry
o nwere omenala ndi ufodu ebe na ala igbo na eme na agbam hari.o buru na nwanyi na nwoke na eme enyi,along the line,nke nwanyi abia di ime,nke nwoke emebeghi ihe obula n'isi nke nwanyi sha angry mana onye o bula ma o na eme di babe enyi.O buru na dika ihe uwa siri di,nke nwanyi anwuoo with the afo ime chukwu buru anyi nile ihe ojoo! ndi be nke nwanyi asi ha luo di gal na onwu.ie o ga agba nkwu di gal mecha ihe nile a na eme n"isi nwanyi bia lie ya ka nwanyi ya.udika ihe a ,o di nma na echiche gi
to me oooo,am not a fan of sex b4 marriage cheesy but still,e cherem na di omenala dikwa njoo undecided anyway undecided
@Topic,kpara nkwu,kpara akwu,onye nwe isi akwu nwe isi akwu
lol,abeg i cant translate oooo
Mmiri mmaru ugo sara ugo ahu/aru
when rain falls and soaks the eagle,its indirectly bathing the eagle
Re: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 7:04pm On Jul 24, 2008
ifyalways:

Na wao,o gini choro ime ebea?unu ebidokwa ozo angry angry angry
o nwere omenala ndi ufodu ebe na ala igbo na eme na agbam hari.o buru na nwanyi na nwoke na eme enyi,along the line,nke nwanyi abia di ime,nke nwoke emebeghi ihe obula n'isi nke nwanyi sha angry mana onye o bula ma o na eme di babe enyi.O buru na dika ihe uwa siri di,nke nwanyi anwuoo with the afo ime chukwu buru anyi nile ihe ojoo! ndi be nke nwanyi asi ha luo di girl na onwu.ie o ga agba nkwu di girl mecha ihe nile a na eme n"isi nwanyi bia lie ya ka nwanyi ya.udika ihe a ,o di nma na echiche gi
to me oooo,am not a fan of sex before marriage cheesy but still,e cherem na di omenala dikwa njoo undecided anyway undecided

Ify, ome nala a, dika isiri kwuo, di kwa egwu (fearful). Adighi eme ya na obodo nsi bia.
On the other hand, kedu ka nwoke tozuru etozu ga eji kporo nwa onye ozo free-of-charge.
Nya buru gi iga ekwe? Igbo si na: Onye si na obughi ya, ya buru ya gini ka oga eme?

Ndumodu m (my advice), mee nke ike kwere gi (do something). Akporokwala nwa onye ozo na efu. Akwukwo nso anabatayi ya (the Holy Book does not encourage it).

Igbo, biri nu!
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 10:04pm On Jul 24, 2008
Mortiple:

Ify, ome nala a, dika isiri kwuo, di kwa egwu (fearful). Adighi eme ya na obodo nsi bia.
On the other hand, kedu ka nwoke tozuru etozu ga eji kporo nwa onye ozo free-of-charge.
Nya buru gi iga ekwe? Igbo si na: Onye si na obughi ya, ya buru ya gini ka oga eme?

Ndumodu m (my advice), mee nke ike kwere gi (do something). Akporokwala nwa onye ozo na efu. Akwukwo nso anabatayi ya (the Holy Book does not encourage it).

Igbo, biri nu!

Eziokwu ka i kwuru mana asi na ana amacha ife uwa amacha undecided still,ihe soro ya buru,e cherem na di tin kwesiri nkpochapu kpamkpam.
Echelon,Youngies,Kashiiff na Rubies okwu a ka na eche unu cheesy
@topic,egbe bere ugo bere nke si ibe ya ebele zii ya ebe o ga ebe

(1) (2) (3) ... (46) (47) (48) (49) (50) (51) (52) ... (101) (Reply)

African Weddings From All Over! / Keggites Members : Introduce Yourself & Ilya / Yoruba Idioms: Owe Yoruba, Itunmo Re Ati Lilo Re

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 42
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.