Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,175,240 members, 7,894,082 topics. Date: Thursday, 18 July 2024 at 10:15 PM

Igbos come show your proverbs skills - Culture (61) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbos come show your proverbs skills (282720 Views)

Nigeria Pidgin Proverbs & Their Meanings / Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) / Yorubás come show your proverbs skills (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (58) (59) (60) (61) (62) (63) (64) ... (101) (Reply) (Go Down)

Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 8:24pm On Dec 25, 2008
maka ekeresimesi   cheesy

M kaara nwunye di m na afo na-asa m, o si m puta mgba
If I tell my co-wife that I have running stomach, she will challenge me to wrestle

Anu bu uzo na-an*u mmiri oma
The early animal drinks the best water

Okuko anaghi echezo onye foro ya odu n'udu mmiri
The hen does not forget whosoever pruned it's tail feathers in the rainy season

E jighi iwe esu ulo oku
You don't set fire to a house, in anger

And here is one for my fellow bachelors,

Okokporo jejuru lota, ntu ututu na-eche ya
When the bachelor has completed his daily wanderings and comes back, the morning ash at the fireplace still awaits him.
let some people take note cheesy
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 4:23pm On Dec 26, 2008
Ufo ji fo ufo ala afo
If there some yam remains some land must remain

Unu gba kwara xmas nke ome? Happy new year in advance to onye obula

Obu rubi ne ekele mmadu nile
Ify kedu?
Re: Igbos come show your proverbs skills by IGWEUSA(m): 10:13am On Dec 30, 2008
Nkwucha abughi Ujo
                   Preparedness does not symbolize cowardism
       
                   Onye gba boolu, o racha orama
                   Hardwork has good rewards

                   Ngwere si n'elu daa si " onye ajaghi ya ike, oja onwe ya.
                   Always congratulate yourself, even when your neighbours cares not.
           
                   Nwere ehihie choba ewu oji.
                   Make hay while the sun shines.
             
                   Mgbada dara ibi, bu uru dimta. 
                   A gorrila with XX large pennis is more profitable to a hunter.[color=#990000][/color]

       
                    Umuigbo ekelekwa m Unu !  Ka odi nu ubochi ozo, n'ighi anu gbalaga tata, echi bukwa ubochi nta.  cool cool
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 11:11am On Jan 09, 2009
Happy New Year to y'all!

Mgbe onye jiri tete ura bu ututu ya
Whatever time one wakes up is his morning

I guess we all had a very wonderful holidays. Afo a ga abu afo anyi dum ga eji enye testimony di egwu  grin Udo diri unu


Onye turu aka na nsi tu na onu, eriera nsi
He who points at a heap of shit and then points the same finger to his mouth, has already tasted the shit
Re: Igbos come show your proverbs skills by Kashif(m): 10:29am On Jan 12, 2009
Onu ogugu (Numbers) 6:24-26.

Chineke nke puru ime ihe nile, odi mmehie anyi mehiere n'aro 2008 nke mere na ihu oma Gi agaghi ezokwasi anyi n'aro 2009, anyi gbusara ikpere aka na ikpere ukwu wee n'ario Gi k'I gbaghara. Chineke, biko lotakwa Abu Oma (Psalm) 130:3.

Onye nwa anyi, biko wepuru anyi ihe mgbochi, ihe nripia, ihe ndabido, ihe ita ikikiri eze, na obi mgbawa. Ka udo Gi nke kariri echiche mmadu dinyere anyi nile n'aha Jesus, AMEN!

Umu nna, e ji m obi m nile wee na-anabata unu n'aro a. Obu ihe mere ede o ji wee be nwii. Ify, Echelon, Youngies, Rubi, Igwe na ndi ozo, Kashif na-ekele unu nile.
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 7:35am On Jan 14, 2009
Happy new year all.

Kashif:

Ify, Echelon, Youngies, Rubi, Igwe na ndi ozo, Kashif na-ekele unu nile.

I hope you're fine as well? Anya m jiri hu gi a kpola m!!!
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 9:56am On Jan 14, 2009
chei,ndi nkem
api nu year cheesy
Kashiff,Echelon,Yonugies,Ruby,Igwe na be nna gi cheesy na ndi ozo,ka Chineke gozie ma chebe anyi nile.
O digoro anyi nile nma already.
ilu korom badly embarassed
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 8:57pm On Jan 14, 2009
Ify congrats o. cheesy I perceived the good news.  cool
Re: Igbos come show your proverbs skills by IGWEUSA(m): 2:02am On Jan 15, 2009
Umuigbo mma mma nu!

N'afor ohuru a, ndi ilo anyi noro n'azu, anyi anoro n'ilu, ha noro n'ihu, anyi anoro n'azu!

iseeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee!


Ndi be anyi udo diri unu niile! smiley
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 11:17am On Jan 15, 2009
Echelon,thanks smiley
umu igbo nma nma nu .
Re: Igbos come show your proverbs skills by kushi1: 11:20am On Jan 15, 2009
Igbo kwenu!


Any calabar thread?
Re: Igbos come show your proverbs skills by IGWEUSA(m): 7:08pm On Jan 15, 2009
ifyalways:

Echelon,thanks smiley
umu igbo nma nma nu .


@Ifyalways

Ify, thread obula m gara ha a n'ekwu maka good news good news banyere gi. Biko gbanu m ukwu n'eze ,ka m wee soro kwuo kele Olisa bi n'eluigwe maka ihe oma nke omere gi. cheesy
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 2:42am On Jan 16, 2009
Happy new year to umu Igbo nile

Lee ka osi di nma bu nzuko nke umu nne
See how good and pleasant it is for brethren to dwell together in unity
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 2:47am On Jan 16, 2009
~ku_sh!~:

Igbo kwenu!


Any calabar thread?
Aba rie nmoyo buru onu

Ify, echelon, Igwe, kashif,youngies na ndi ozo udo diri unu
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 10:52am On Jan 16, 2009
IGWE_USA:


@Ifyalways

Ify, thread obula m gara ha a n'ekwu maka good news good news banyere gi. Biko gbanu m ukwu n'eze ,ka m wee soro kwuo kele Olisa bi n'eluigwe maka ihe oma nke oere gi. cheesy


Igwe_USA, Ify bu nwa chi na emere grin Good news na agba ya round mgbe dum.

Ndi Igbo si na obu ihe kwuru, ihe akwudebe ya
Something must always stand beside something else
Re: Igbos come show your proverbs skills by Kashif(m): 12:55pm On Jan 16, 2009
youngies:

Igwe_USA, Ify bu nwa chi na emere grin Good news na agba ya round mgbe dum.

Ndi Igbo si na obu ihe kwuru, ihe akwudebe ya
Something must always stand beside something else


Ify oluola di? Nke a bukwa ihe m ghotara n'ilu a di nelu. Ikwu amaghi, ibe ezi ya.
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 1:03pm On Jan 16, 2009
Ihe kariri ilu di mere Ify, cool

Ify bikokwa bia zara onu gi ooo
Re: Igbos come show your proverbs skills by ChinenyeN(m): 2:56am On Jan 18, 2009
Today I heard my father describe someone as "iri l'eji eme mmanu l'aka di-eri" (or "nri eji eme mmanu n'aka na-eri" for a more standardized Igbo). Not really sure if it's considered a proverb or not, but I decided to post it here, because I like it. I take it to mean that he's saying the person was difficult to handle and that people would have to be careful and take their time when dealing with that person so that things can work out. Otherwise, dealing with the person will prove to be unpleasant (or just plainly problematic).

Anyway, Igbo ekelee m unu.
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 3:30pm On Jan 18, 2009
lol
Igwe Usa ekele diri Chukwu.hes been too good to mu.onum a pughi ikocha ya. wink
@Topic,onye turu okwute na ahia,o ma onye o ga ada na isi?
if u throw up a stone in the mkt,do u know for sure on whose head it wud hit?
Ihe soro chi jie,nwanna di ma onwe ha
no matter how dark it gets,kinsmen can still recognise themselves
Youngies,teheheee,okwa gi eeeh,no comment. cheesy
Kashiff,anya gi.ole ebe i jere kemgbe?happy ekeresimesi.
rubi kiss kiss kiss kiss lots of love
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 1:27pm On Jan 20, 2009
rubi:

Lee ka osi di nma bu nzuko nke umu nne
See how good and pleasant it is for brethren to dwell together in unity
Rubi nke a o bukwu ilu? A na m eche na o bu ama-okwu di n'akwukwo nso. Udo dikwara gi onwe gi.

ChinenyeN:

Today I heard my father describe someone as "iri l'eji eme mmanu l'aka di-eri" (or "nri eji eme mmanu n'aka na-eri" for a more standardized Igbo).

I'm not quite sure you wrote out what he said correctly. I can't make a clear meaning out of it. Maybe it's the tone?
Re: Igbos come show your proverbs skills by ChinenyeN(m): 2:26pm On Jan 20, 2009
echelon:

I'm not quite sure you wrote out what he said correctly. I can't make a clear meaning out of it. Maybe it's the tone?
Well, I think I wrote it correctly. At least, I hope I did. When my father said it, what I heard was "iri l'eji eme mmanu l'aka di-eri". If it helps though, it is Ngwa Igbo. Is there a particular part that you can't make a clear meaning out of? or is it the entire statement?
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 5:06pm On Jan 20, 2009
ChinenyeN:

Today I heard my father describe someone as "iri l'eji eme mmanu l'aka di-eri" (or "nri eji eme mmanu n'aka na-eri" for a more standardized Igbo).

I understand each word but the not the sentence as a whole. Maybe a translation of the standardized Igbo version you gave (in bold above) into English would help.
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 5:13pm On Jan 20, 2009
echelon:

Rubi nke a o bukwu ilu? A na m eche na o bu ama-okwu di n'akwukwo nso.

O bu part of ekele happy new year mu. N'ihi na Ilu thread a nwere nso puru na nkwa nye ugwu
Re: Igbos come show your proverbs skills by ChinenyeN(m): 5:59pm On Jan 20, 2009
echelon:

I understand each word but the not the sentence as a whole. Maybe a translation of the standardized Igbo version you gave (in bold above) into English would help.
Oh okay. Well, the way I understood,  the "iri l'eji eme mmanu l'aka di-eri" is utara that is so disheveled and sticky that one would have to touch palm oil so that it is easier to work with, enabling it to be molded it properly to be round. I asked my father about it, and he confirmed that I understood it correctly. And now that I think about it. . . the translation would have made more sense had I translated it to, "nri eji eme[b]tu[/b] mmanu n'aka na-eri". Sorry, my mistake. I didn't think the translation through enough.
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 7:57pm On Jan 20, 2009
Yeah, makes sense now.

ChinenyeN:

"nri eji eme[b]tu[/b] mmanu n'aka na-eri".
A better rendering in Central Igbo is: Nri a ga-emetu mmanu n'aka wee na-eri. "eji emetu" above translates to "used to touch" which is misleading.

Thanks for the clarification.
Re: Igbos come show your proverbs skills by ChinenyeN(m): 8:26pm On Jan 20, 2009
Oh ok. I'm still learning Igbo Izugbe though, so no problem. I did the best I could.
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 7:10am On Jan 21, 2009
@ChinenyeN
O di mma. Jidekwa ka I ji.

@Rubi
Thanks. Happy new year to you too. I reckon '09 will be great.
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 9:50am On Jan 21, 2009
Echelon, isn't central Igbo (Igbo izugbe) a dialet of a particular group? I mean some group speak it as their everyday Igbo language. If it is so, why was it chosen as being 'central' (izugbe)?

Birikwa!
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 7:39pm On Jan 21, 2009
Tough question bro.

Maybe because it's intelligible to all Igbos. Please note that some words are still borrowed from other dialects for the Igbo Izugbe though.
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 10:21pm On Jan 22, 2009
youngies:

Echelon, isn't central Igbo (Igbo izugbe) a dialet of a particular group? I mean some group speak it as their everyday Igbo language. If it is so, why was it chosen as being 'central' (izugbe)?

Birikwa!
i dont think igbo Izugbe is the everyday lang. of any part of igboland.igbo izugbe however looks more of Anambra/Enugu dialet than of Imo/Ebonyi/Abia.
Guess its chosen as the central Igbo cos its more easier to be written and pronounced.
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 9:52pm On Jan 25, 2009
Heard ilu ndia tata cheesy
Okuko bi na ulo onye ogbenye na ata nsi ewu
fowls in a poor mans house feed on goats excreta
Anu tagburu Nkita na ata ajo aru
any animal that bites a dog to death has got a lethal set of teeth
unu anola?
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 10:18am On Jan 26, 2009
ifyalways:

i dont think igbo Izugbe is the everyday lang. of any part of igboland.igbo izugbe however looks more of Anambra/Enugu dialet than of Imo/Ebonyi/Abia.
Guess its chosen as the central Igbo cos its more easier to be written and pronounced.


Ify ndewo!

Your postulation may not necessarily be correct. Now let us look at some igbo izugbe words and see if they are more of Anambra/Enugu or Imo/Abia

English words Igbo izugbe usage Anambra/Enugu dialect Imo/Abia dialect
land/ground          ala                  ana                                     ala
up/sky/high         elu                     enu                                     elu   
day                 ubochi                  Mbosi/ubosi                       ubochi
night                 abali                     abani                                   abali   
now                 ugbua                    kita                                   ugbua 
one                 otu                         ofu                                   otu       
food                 nri                         nni                                   nri       
bed                 nani                      soso                                   nani
long/tall           ogologo                 ogonogo                                   ogologo
Leg/foot           ukwu                    okpa                                  ukwu


Note that I am not trying to assert that all igbo izugbe are of Imo/Abia origin, but to prove that it is not more of Anambra/Enugu dialect like you asserted.

Echelon, comments are welcomed

(1) (2) (3) ... (58) (59) (60) (61) (62) (63) (64) ... (101) (Reply)

African Weddings From All Over! / Keggites Members : Introduce Yourself & Ilya / Yoruba Idioms: Owe Yoruba, Itunmo Re Ati Lilo Re

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 47
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.