Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,188,871 members, 7,935,720 topics. Date: Friday, 30 August 2024 at 02:28 PM

Ogamba's Posts

Nairaland Forum / Ogamba's Profile / Ogamba's Posts

(1) (of 1 pages)

Culture / Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 10:51pm On Jul 10, 2010
ify nwannem anom ya mana abiara na tredia odika onye obula ogbara oso mana onwero if neme anyi nile ka nokwa
Culture / Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 8:32pm On Jun 23, 2010
ehheeeeeeeeeeeeee tredia a adikwala ka ona adi na mbu, agaba anam ekele ima na iso na ihe ana eme na tredia , mana gwam nke bu eziokwu anurum na isi obodo elizar gbara okada we jebe south africa , inwekwara luck oo maka oburu na ndi lebel angola no na province cabinda jidere gi ndi togo team kara ika gi mma , ima na obu ebe m no amam maka ha ofuma , mana ifulozi ihe ndi (spoiled eagle) mere anyi ofolo obele ihe kam nju nri nwunyem butere m mgbe ha tere anyi ure
mana biko onye obula agbazila okada ije south africa maka ile egwulegwu iko uwa nile, onye obula choro ije south biakwutem agam enye ya ego oga eji banye ugbo elu ya kpoturum na igwe okwum 090419419 agam ezitere ya ego site na aka ndi western union , unu ma na abum omepuru onye ona erido

ekelekwam unu
Culture / Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 10:51pm On Jun 06, 2010
ebee ka ndi igbo nile gala, bikonu treadia adighikwa ka odi na mbu , biko onye obula nye aka kpoghachite umunne anyi nile azu
mgbe mbatara ebea na oge mbu onye obula na na tunye okwu kwa ubosi mana ugbua odighizikwa otua,
ndi igbo anyi ji eme onu bikonu ka anyi nyuko mmamiri onu ka ogba ufufu
ekelekwam unu
Culture / Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 10:28pm On Jun 02, 2010
agaba kedu nke neme ? inaghi ajukwa ase m anyi ona ese okwu ,mana onweghi ihe mebiri aka m nokwaya , ify , tosh na ndi nile igbo na masi anam ekele onye obula daalu kwanu

1 Like

Culture / Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 9:34pm On Mar 19, 2010
umu igbo ekelekwaa kwa unu akam bukwa ogamba alias (blessedchidon) oteela anyi afubeghi , kedu ka unu mere ndi nji eme onu bu agaba, ify, tosh,na ndi ozo anam ekele onye obula nke onye chiri ya zere nu ooo
daalunu
Culture / Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ogamba(m): 4:22pm On Jul 08, 2009
so many shit head, nigeria is doomed because of us. more talkers few workers. how many of the talkers have gone back and rebuilt their hood. very few until we sought for progressive movement before a change would come.
even the ones in nigerians who claim they are suffering glorify in drinking, paying for females etc. that trend should change. the govt has failed .igbos have failed. they did not rebuild their inner society. the reason why crimes will continue in that region is because government did not give people hope and the successful people rather give money rather than go there and pay workers to rebuild the city or village. so many things need to be done right. jobless peoople need to work even if it means cleaning the roads. we should get away from the normal society and move to the future world has changed. only nigeria is not changing. having 3 cellphones is not change. and the leaders are too old and using the old system of rule to run the country to many old folks. they should give young ones opportunity to make it


bikonu gwanu ndia batara ofuu nebe a na tredia abughi ebe ana ako tuuuu obughikwa ebe ana eme nkwugheri , ka ha jiri aka ha kwanyere onwe ha ugwu , tredia bukwa maka umu afo igbo na ndi igbo amughi nala igbo choro imuta igbo , ebea abulo ebe ana asu asusu oyibo , onye cho isu oyibo na gramma ya ga na (naija forum) ma sukwaa oyibo hu isi ya



biko
Culture / Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ogamba(m): 11:22am On Jul 03, 2009
biko ihe gbasara biafran passport a obu eziokwu ka obu asi ify onwere ihe inwere ikwu maka passport,
agaba ,presi-elect ,otele , tosh biko kowaranum ihe gbasara ihea nke oma .
Culture / Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ogamba(m): 8:55pm On Jun 30, 2009
agaba achorom inu olu gi gwam okwu
ify chukwu gozierem gi ,iga aluta ezigbo di m'obulu na ilubeghi
tosh it is one man one wife and igaghi alu nwanyi abuo na otu oge dika akwukwo nso siri kwu

ka chukwu gozie onye obula
Culture / Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ogamba(m): 4:55pm On Jun 24, 2009
agaba kedu nke neme ejim n'aka na ichefubeghim mana onweghi nnukwu ihe mere akam nnokwa ya
ihe mere bu na odi mma ka anyi najurita ase nwanne anyi
ify anam ekelekwa , umu igbo ndi mji eme onu chineke gozierem unu nile
abughi onye ofuu n'ogbako a kama na onwere ihe mere na anoghim ya oge nile a mana ugbua alotago kwam
ekelekwam unu ozo
Culture / Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 9:59pm On Nov 14, 2008
preacher tv biko achorom kam buru onye mbu ga enweta ya bu akwukwo njem n'efu , biko nyerem aka gwaram president obama na umu igbo n'afuju anya na 9ja ka ogbatara anyi oso enyem aka ,gwa ya na anyi choro ogwe niger nke abuo (second niger bridge) anyi chokwara odo ugbo mmiri nke niger(river niger port) oburu na omeere anyi ihe ndia obi ga adi anyi mma
Culture / Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 4:30pm On Nov 13, 2008
bia romeo o munwa ka inakpo onye okwu n'uka abughi onye ina eche na mbu , kama na ihe mere bu na abum onye n'ekwu eziokwu nagwa onye obula nke ona eme , nke ima na igbo si na (eziokwu nagba agba na nti ma na anyi gana ekwu ya) ifugo ya ihea bu nsogbu mwere,ya mekwere ndi mmadu ji kpom asi mana nsogbu adilo onwero ihe mebiri .
mr agaba ina anu olum
Culture / Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 7:30pm On Nov 10, 2008
bia agaba o ka idi inaghi aju ase mmadu ka obu na iche na mu anwuola , odighi ihe mebiri akam no ya asi na eke oke n'aka n'aka amara ndi afuru n'anya onwere ndi bu ndi nke gi onye obula echefugom , ma presido, ma onyinye,, ma romoe
anyi nile kwesiri ina abu onye nche nwanne anyi nagbanyeghi ihe obula mere
ka anyi furitano onwe anyi nanya ka akwukwo nso kwuru
dalukwanu
Culture / Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 10:45pm On Sep 20, 2008
onye anagwa amarago unu echegbula onwe unu
obu ofu onye kam nagwa omakwanu na obu ya kam nagwa
ekperem na isi ya bu ka ochegharia
ekelekwam unu nile
Culture / Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 5:58pm On Sep 20, 2008
umu igbo ekelem unu nile udo diri unu
ka chineke gozie ihe onye obula neme bu ihe
di mma ,oburokwa maka ndi nachu so nwanyi
ndi ka ndi afu , afa ha bidoro na "A" ikpozikwa ha
afa gi onwe gi ma
mana onye atukwara mu nkume biko, onye odi ka obu ya
ana agwa ya chegharia
ekelekwam unu
Culture / Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 7:50pm On Sep 18, 2008
BIA AGABA ACHOROM IMA MA INUGO NWANYI MGWARA GI YA OKWU OGE GARA AGA KA OBU NA IKA NA ACHUGHARI UMU NWANYI N'IKE
OBURU NA IFUBEGHI NWAYI DI MMA IGA ANU ENWEREM OTU IGA ENYE GI , OBURU NA IDI INTRESTED GWAM KAM NZITERE GI FOTO YA ,
MANA OBURU NA OGARA GI IGA AGBACHAM ALU NGAGHI ENYE GI N'EFU
N'IHI NA ONYE CHOTARA EZI NWANYI CHOTARA IHE DI MMA MA NENWETA NGOZI N'IRU CHINEKE
CHINEKE GOZIE GI KA INA EME NKAA
Culture / Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 9:54pm On Sep 05, 2008
bia agaba nani taa ka ina aju asem , bible si ka anyi buruta onye nche nwanne anyi anam afu na ina acho mbia kpere gi na ndi ozo ikpe obu ya ka iji chom ugbua mana nsogbu adighi ngwa gwam ihe obu kam nyere gi aka , mana oburu maka nwanyi akam adighi ya nihi na onye obula nekwu na ibu ochu nwanyi nke anakpo nolu bekee(womanizer) onwere ubosi isi na akamu juru nwa batara ofuu ahu kedu ihe inwere ikwu maka nkea.
agwaram gi na orugo mgbe iga eje nuru nwayi tupu ofu nime ha igbatoro atuo gi na arusi okija, chegharia ma chighakute chineke oga agbaghara gi mmehie gi nile , ekweterem na ihe ikporom abum onye ngbasa oziomatv
AGABA 1
ONYE OLU
LOL
Culture / Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 7:09am On Aug 27, 2008
asi na oku da ibube odika oyuru anyu ugbua odighi onye na echetakwam ozo ,odilo ife mebiri ndi be anyi si na eke oke naka naka amara ndi afuru nanya
okwa ya , ma ify ma agaba ma ndi ozo odighi onye na echeta ma ozo , ma juokwanu ma aru odikwam ma onwere ife mere,
bible si ka onye obula buru onye nche nwanne ya ma ufodu choziri iyo cain,
umunnemka anyi gbaria najurita onwe anyi ari oha
Culture / Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 10:20pm On Aug 22, 2008
bia ify ino acho onye go alu gi kam gwa gi oburu na itukwasi ndia obi fa emepu gi oyi ,
were ehihe cho ewu ojii tupu ochichiri agba
Culture / Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 7:49pm On Aug 22, 2008
bia agaba mu na gi ano azo nwanyi agwarom gi na mu anugo nwanyi , anam enye gi ndumodu ka ije nuru nwanyi nke gi
inanu ma hapu umu agbogho ndi ozo aka , ichuo nwunyem atuom gi na arusi okija ma obu eme gi itenye ihe gi oto nime ya ima ihem an ekwu
mkpi anagbara aho ewu
Culture / Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 8:20am On Aug 22, 2008
bia romeo abu ewu iburu aturu
Culture / Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 8:18am On Aug 22, 2008
bia agaba mu ka inakpo anu ofia eehkwa lee anya kam gwa ikpalia mu ozo mu na achipu ya i kwesiri ina enwe nsopuru na ebe ndi ji nwanyi no
abulom gi ka bu okokpolo nachughari so umu ada di mma ,
anuru na ndi amaghi achu nwanyi ina abulu ha omepuru onye odili inanwa ndewu, bia nwokem orure mgbe iga eje nuru nwanyi ma chibaa ukwu olu inugo
Culture / Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 4:00pm On Aug 21, 2008
bia agaba kita ka mma na umu nwanyi na echu gi ura eehhh ofu ubochi iga achu ma onye ara oruere gi nke ichu nwunyem
kaa buna ebe ibi onye obula amatawo onye ibu agaba chegharia bido gaba uka anurum na ino no obodo eliza ya gaziere gi
mana je nuru nwanyi chibaa ukwu ulo hapu umu ihe kpara akwu kpara akwu odighi ewuzi inugo
Culture / Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 7:58am On Aug 21, 2008
BIA AGABA KEDU KA NSI EGWERE EGWE NADI IRITUNAYA MBU ONA ATO UTO ? OBURU NA ONA ATO UTO BIKO WETEREM UFODI KAM RITU, MGBE IZIZI MBATARA EBEA OBU SO NANI AFA GI KAM NANU N'EZIOKWU ISIRI IKE IHE INA EME DI EGWU ASI NA ICHUCHARA UMU AGBOGHO NILE NO EBEA OKWA EZIOKWU MANA IHEM NEKWU BUNA ORUGO MGBE IGA AGBANWE BIDO GABA UKA BURU NWA CHUKWU KA CHUKWU WEE GBAGHARA GI MMEHIE GI NILE
INANU ONYE KWUE EZIOKWU ASI WETE YA KA EGBUE, NIHI NA EZIOKWU NAGBA AGBA ,BIKO ANUGOM NWANYI ABAM FURU NWUNYEM NKE UKU ABUGHI GI
grin grin grin
Culture / Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 7:39am On Aug 21, 2008
bia ify na romoe kana akpo unu gini obu unu bu ndi ime ofia bia burukwa ochonganoko unu nanu odika obu so unu ka okasi nahu ,ifulo nke anakpo romeo no na igbo forum nasuru anyi so bekee , romeo ibukwa onye igbo ka amuru gi nobodo ozo ina amu igbo ,kam gwa gi ejikwara bekee sam okwu ozo oburu na imaghi asu igbo ga ka ndi ozo kuziere gi tupu ibata na ogbako ndi igbo a inanu , obu ihem nchere ka m nekwu dika unu si ekwu nke batara unu nobi
abu onye nke chineke achoro ka anyi nekwu ihe gbasara jisus obughi ihe ga eme ka iwe chineke dakwasi anyi , ebea bu maka ndi igbo nile bia burukwa ebe onye obula nwere ohere ikwu ka osi che n'obi ka chineke gozie onye obula nebea naha jisus AMEN
Culture / Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 9:24pm On Aug 20, 2008
bia ify ihem na ekwu obughi eziokwu kedu nke buna onye bata onako tuuuu , onweghi onye na ekwu ihe bara uru karisia nke anakpo agaba ,si kpo ihe ojoo ihe ojoo ka kuziere ndi ozo gabata ihe oma ka ha we so nzo ukwu anyi ofu ubochi ofu onye gabata kwue otu ihe ga ebute nsogbu nebea obulu maka ihe ojo omutara nonu ndi bu uzo , onye ozo sim na ebea bu nzuko onye kwue uche ya (freedom of speech) ka m jua unu onwere onye ga akuziri nwa ya ihe ojoo ndia unu nekwu ebea, achorom ka onye obula zam nkea

BLESSED CHIDON
Culture / Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 7:49pm On Aug 18, 2008
NDI IGBO IBE MMA MMANU IHE ANA EME EBEA NA AMASIM RI NNE JIDENU KA UNU JI , MANA ONWERE NDI NABIA EBEA NAEME NKWUGHERI BIKO NU DOONU FA AKA NA NTI , MA NDI ABIA ACHU NWANYI MA NDI AKOCHA OHYE OZO BIKONU ONYE BIA YA KWUE IHE GA ABARA ONYE OBULA URU
NKE OZO BIKONU ONYE ASUZIRI ANYI ASUSU BEKEE EBEA IHE BU OGBAKO NDI IGBO ,IJEE NA NKE NDI OFE MMANU ONWEGHI ONYE ASU BEKEE NA OGBAKO FA , ONYE AMAGHI ASU YA JEKWU NWANNE YA KA OKUZIERE YA
EKENEKWAMU UNU NILE UDO DIRI UNU
Culture / Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 5:49pm On Aug 08, 2008
bia ndi be anyi unu bia no ogbako a kwuenu ihe ga abara anyi nile uru ebea abughi ebe ana abia achu nwanyi , onye obula kwannyere onwe ya ugwu , ma ndi ma asu igbo ma ndi amaghi asu ana suso onu. ogwu ka oham no onu ndewonu.
Jokes Etc / Who Is Right? by ogamba(m): 9:32pm On Aug 06, 2008
one calabar man reach out to a vendor and wanted to buy a champion newspaper and he asked " vendor you get nyampion " just by him was a yoruba and who laughed and said " see this yeye man wey dey call sampion nyampion, and also an igbo man there said " my friends no be nyampion or sampion but it is cham-piom so who is correct?
Jokes Etc / Re: Funniest Jokes Ever. I Bet You ll Laugh Your Ass Out. by ogamba(m): 9:10pm On Aug 06, 2008
you dey craze angry
Nairaland / General / Re: Just Some New Fella by ogamba(m): 10:33pm On Aug 05, 2008
hi guys just a new dud here cool

(1) (of 1 pages)

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 39
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.