Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,175,208 members, 7,893,986 topics. Date: Thursday, 18 July 2024 at 08:07 PM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (476) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (479312 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (473) (474) (475) (476) (477) (478) (479) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:19pm On May 26, 2008
presido1:

By comparism asi na nke felimbobo di too small compared to nke ify.
Ebe fake giri mere room and parlour, even asi na onwere snooker board na ime ebe ahu hara tosh na eji anokori ma tosh bia visit.

Ok.i wonder onye gwara gi ihe a cry cry cry cry
lol.i chefuru na ha hapuru gi balcony,guest bedroom for Romy na upper chamber maka Ikomi cheesy.unu abuo na awa anya oke.***hisses* sad
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 8:21pm On May 26, 2008
Ify iwe ona ewe gi?
Joke joke joke all d way.
Ntoooooooooooo gi.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 8:23pm On May 26, 2008
grin grin grin grin grin

ebelebe igba eeeeeee grin grin grin grin

supporter of APC lekwa oooo cheesy cheesy
ify, room and parlour, guest room etc

ify tinyenu m na boys kwotas grin grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:26pm On May 26, 2008
presido1:

Ify iwe ona ewe gi?
Joke joke joke all d way.
Ntoooooooooooo gi.
iwe wegbukwa ekwensu.
iwe ana ewekwanu m say gini mere?
onye putara na ogbo njakiri a naghi ewe iwe. cheesy
I sim nto?nakwa e checki  undecided i ga emecha koro ogiri rachaa.onu ahu i ji sim nto ga emecha kissie mu  grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:29pm On May 26, 2008
darfur:

grin grin grin grin grin

ebelebe igba eeeeeee grin grin grin grin

supporter of APC lekwa oooo cheesy cheesy
ify, room and parlour, guest room etc

ify tinyenu m na boys kwotas grin grin grin
even d bois kwotas dikwa occupied grin
choo otu onu uzo dabere na ya,maybe o nwere onye di lucky to escape grin you can now pack in.sorry,Ify a digo higly booked.site na common room rute na bois kwotas,mmadu nocha ya.no face,no time,no usu,no shaking. cool
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 8:32pm On May 26, 2008
but ify,
echem na asi na, ana aru extension behind the bois kwotas cheesy

tinyenu nwa sudan that side. wink achoghikwa m inu ebe aji gbara too much maka umu hais ndia anaghi adi m mma at all
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 8:33pm On May 26, 2008
ifyalways:

onu ahu i ji sim nto ga emecha kissie mu  grin
ngwa were nke a kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss
Obioma odi go ni now
ima anaghi m alike ka ina ewe iwe.
darfur:

but ify,
echem na asi na, ana aru extension behind the bois kwotas cheesy
tinyenu nwa sudan that side. wink achoghikwa m inu ebe aji gbara too much maka umu hais ndia anaghi adi m mma at all
Nwa sudan choro ihu the main maketi by all means. Ify consider him now grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:38pm On May 26, 2008
darfur:

but ify,
echem na asi na, ana aru extension behind the bois kwotas cheesy

tinyenu nwa sudan that side. wink achoghikwa m inu ebe aji gbara too much maka umu hais ndia anaghi adi m mma at all
i ga a passi dis your request to the rite person. . .the main landlord,Oga Fake cheesy
o buru na okwete,a ga aruru gi an extension of the bois kwotas within 3 working days.i nwetabeghi onodu i bido tiwe order shocked shocked i dikwa sure na barracks a ga aba gi?o kwa i zota ala first before i towa ute?i bukwa onye igbo sef? cheesy
@Pres,hmmmn kissia na esi nwa somalia nwa somalia sad who have you been kissing?ole nnenneigbo sef.i wud told grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 8:42pm On May 26, 2008
ifyalways:

@Pres,hmmmn kissia na esi nwa somalia nwa somalia sad who have you been kissing?ole nnenneigbo sef.i would told grin
Kee kwanu ote isiri mara usi nwa somali, ify odika gara umu somalia anara go nsusu b4.
Fake ga anu nke a.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 8:44pm On May 26, 2008
ify na presido
ala lanu m grin
iberibe ka mma na okorobia(aghogho for ify)
bukonu gerenu nti, ify isi na tosh wu nwanne gi somehow/anyhow/at-all-at-all/brotherly-love

anuru m na tosh si na o ga etinye the thing first, otowa nwanne-nwanne ya eweputa ya grin
ify zere tosh o, de boy dikwa too much. hapukwa ihe a osi na oluola nwanyi. ebere emegbuola m nwanyi nke a tosh luru grin grin

bye-bye nu o, ify ekwekwala ka pres kpa gi aka o cool
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:47pm On May 26, 2008
presido1:

Kee kwanu ote isiri mara usi nwa somali, ify odika gara umu somalia anara go nsusu before.
Fake ga anu nke a.
dont go i ku asiri na eweghi uru o ga abara gi.
onye toro nnem ochie from ma imere nne side nuru di onye somalia. cheesy
Fake makwa abt it.so even while asleep,i can tell a somalian from a trillion malawians also i can tell a somali akpa amu from burundi akap amu without even feeling it.lol go figure.
ofe m ree oku today,gi na darfur ka ahu ihe m ga eme unu.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 8:48pm On May 26, 2008
ifyalways:

onu ahu i ji sim nto ga emecha kissie mu  grin
But why ka ijiri dee odika ihe a, i beieve na igaghi enye m belu som oge n'bia CIV.
Egwu na atu kwa m.
darfur:

bye-bye nu o, ify ekwekwala ka pres kpa gi aka o cool
Aka nkpara la oredy, buko puwa ka anyi mee ihe anyi na eme before gi abata.
So i'choputaghi na since ibatara ify adighi happy.
Byeeeeeeee but don't pip maka ebe a awughi Felimbobo Guest Inn
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:51pm On May 26, 2008
Pres i refuse to be left alone hia with nani gi.a naghi enye oke azu ha debe.Pres alakpuo m.lakwuru nwa somalia gi,while i lakwuru Romy,today bu turnu ya.  cheesy
darfur ka chi foo and dont dream of mu,biko.
Pres ka chi foo.dream wellu wellu.its your right !,ihe i na apughi ime na ife,me di thing na nro,o nweghi onye ka akporo gi police. grin

ka chi foo  kiss

Ikomi ole smoke?  angry anwuruoku 2008 !
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:54pm On May 26, 2008
presido1:


Egwu na atu kwa m.Aka nkpara la oredy, buko puwa ka anyi mee ihe anyi na eme before gi abata.
So i'choputaghi na since ibatara ify adighi happy.
Byeeeeeeee but don't pip maka ebe a awughi Felimbobo Guest Inn
lmao
ihe gi na onye na eme b4?Pres ka anyi ga nwuo mmai jare.oya ga yite bongo gi,while i zip up my crotchet.blockua mu na ukwu mango by 25 gmt. cheesy
buh-bye.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 8:58pm On May 26, 2008
ifyalways:

lmao
ihe gi na onye na eme before?Pres ka anyi ga nwuo mmai jare.oya ga yite bongo gi,while i zip up my crotchet.blockua mu na ukwu mango by 25 gmt. cheesy
buh-bye.
i go cement u for the ukwu mango too.
gud nite nwanyi oma.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:06pm On May 27, 2008
presido1:

i go cement u for the ukwu mango too.
good night nwanyi oma.
lmao
cement dikwa onu ugbua.eagle cement ka o bu ?

umu igbo,unu anola eeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeh? angry
Ikomi ole anwuruoku? angry angry angry angry
anwuruoku 2008!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:13pm On May 27, 2008
Hmmmmmmmmm grin grin grin

okwu arurumala atogbuo unu nile!! 5 pages soso maka ikpa ihe gbasara ndi "otu a" cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:21pm On May 27, 2008
romeo:

Hmmmmmmmmm grin grin grin

okwu arurumala atogbuo unu nile!! 5 pages soso maka ikpa ihe gbasara ndi "otu a" cheesy cheesy
ole nke bukwa " otu a " this must be a new word undecided
Romy ole ije?darfur si na i . . . . . i cant say it jare cheesy grin cheesy
ole ubochi gi na Ikomi ga alu ogu dimkpa V dimkpa?i dont want to miss it.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:25pm On May 27, 2008
ifyalways:

ole nke bukwa " otu a " this must be a new word undecided
Romy ole ije?darfur si na i . . . . . i can't say it jare cheesy grin cheesy
ole ubochi gi na Ikomi ga alu ogu dimkpa V dimkpa?i don't want to miss it.

Referee ga adikwa naked too cheesy cheesy! Bed-i-mania 1
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:31pm On May 27, 2008
romeo:

Referee ga adikwa naked too cheesy cheesy! Bed-i-mania 1
Nsogbu adighi cheesy
o bughi ihe ohuru now,i hula ya b4 so too has Ikomi so,olekwanu ihe m na ezozi again? cheesy
o setia unu tuam mbo na nti.nani anyi ato,ndi imi ogologo like Pres must not know.
Romy,happppppppi birthday in advance kiss lol,a dim egwu ! ! !
anyi a ga erikwa osikapa echi ahu?my speciality bu hennesyy na isi ewu cheesy bidokwa now haziwe akpa gi,anyway ujo adighim,i trust you 50% trust your akpa 101% .lol
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Uche2nna(m): 5:32pm On May 27, 2008
shocked shocked shocked shocked

O gini na eme na ebe a
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by sheniqua: 5:37pm On May 27, 2008
Uche2nna:

shocked shocked shocked shocked

O gini na eme na ebe a

I wonder.
Ify gba zi oto
Only Chineke ma ihe mega
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:38pm On May 27, 2008
Uche2nna:

shocked shocked shocked shocked

O gini na eme na ebe a
lol
mgbochiume ndi "otu a" na udaume " ndi otu a " na eme ebe a  cheesy
o nwere ihe iji bia?mmai,anwuruoku etc a naghi agba aka ele nwata eze so, mo-men,ole ihe iji bia?  angry angry angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:39pm On May 27, 2008
ifyalways:

Nsogbu adighi cheesy
o bughi ihe ohuru now,i hula ya before so too has Ikomi so,olekwanu ihe m na ezozi again? cheesy
o setia unu tuam mbo na nti.nani anyi ato,ndi imi ogologo like Pres must not know.
Romy,happppppppi birthday in advance kiss lol,a dim egwu ! ! !
anyi a ga erikwa osikapa echi ahu?my speciality bu hennesyy na isi ewu cheesy bidokwa now haziwe akpa gi,anyway ujo adighim,i trust you 50% trust your akpa 101% .lol

ihe gi di uto 2 much wink wink,

Nne idi egwu atu oyi!! kedu ka isiri mata ? online shebi? Hennessey di down already tongue

Uche2nna:

shocked shocked shocked shocked

O gini na eme na ebe a

Boys umuaka ka noo na akpa amu ha adiro supposed i di n'etinye onu n'okwu grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:41pm On May 27, 2008
sheniqua:

I wonder.
Ify gba zi oto
Only Chineke ma ihe mega

Ify na agba oto 24/7 ka obi na adi boys mma wink
ifyalways:

lol
mgbochiume ndi "otu a" na udaume " ndi otu a " na eme ebe a cheesy
o nwere ihe iji bia?mmai,anwuruoku etc a naghi agba aka ele nwata eze so, mo-men,ole ihe iji bia? angry angry angry

LMAO!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:43pm On May 27, 2008
sheniqua:

I wonder.
Ify gba zi oto
Only Chineke ma ihe mega
heheheeeeeeeeeeeeee Nwando ndeewo.
Eve gba oto,who am i not to gbala oto?  cheesy
udo di.o nweghi onye gba oto.anyi ana agba oto say gini happen?
we are fully and very well clothed in love,peace na obioma.
ole maka ndi ulo gi?took kiaful kiss

romeo:

ihe gi di uto 2 much wink wink,


hmmn,ole nke bukwa "ihe m"?  cheesy cherekwa Pres na abia i tapi okwu a.lol
well,i found out how and when i found out.till then,Remain blessed.  kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Uche2nna(m): 7:01pm On May 27, 2008
romeo:

ihe gi di uto 2 much wink wink,

Nne idi egwu atu oyi!! kedu ka isiri mata ? online shebi? Hennessey di down already tongue

Boys umuaka ka noo na akpa amu ha adiro supposed i di n'etinye onu n'okwu grin grin

lol
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 9:25pm On May 27, 2008
ndi iberibe
agbafuola ha grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 11:01pm On May 27, 2008
Nwamdo kee kwan?

Ify how now?

Any other person, I say how now? angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:51pm On May 28, 2008
onye no ya

kpom kpom kpom
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:40am On May 29, 2008
Atihaaaaaaaaaaaaaaaa . . . .ukwara ojoo sad sad sad sad
kpom kpom kpom,o nwere onye no ebe a?
Darfur,Ikomi,Nwando,Tosh,Romy,Pres,Echeboy,Mortiple,Kashiff,GC na ndi umu ha ka no na akpa amueg Uche2nna bonjour ! angry

a nam acho mkpo utaba m acho. angry angry angry Ikomi u are the most suspicious and promiscious suspect. angry angry angry wetara m mkpo utaba m. angry

nnenneigbo na Otele,unu anola ? cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Chukacarlo(m): 2:12pm On May 29, 2008
Ndi be anyi ekele mu unu,nke ana etu onyeya jide ooooo.

(1) (2) (3) ... (473) (474) (475) (476) (477) (478) (479) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 78
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.