Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,169,991 members, 7,876,746 topics. Date: Monday, 01 July 2024 at 05:23 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (477016 Views)
Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (470) (471) (472) (473) (474) (475) (476) ... (579) (Reply) (Go Down)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 7:08pm On May 21, 2008 |
Tschus anu ofia,du kannst jetzt gehen, Fußball aufzupassen |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 11:08pm On May 21, 2008 |
jennykadry: o dika umunne m ebidola in-u cigar nke n'enweghi filter (goof) |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:36pm On May 21, 2008 |
Pres a gi nani makwa ndi ara na ndi isi di nma. Jenny adim nma jare.thanks for asking. igbo hi except mmadu abuo. up man U |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 11:41pm On May 21, 2008 |
ify iputa go from dia |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:46pm On May 21, 2008 |
iwu onye apari. iwe na ewem,e wepuri nwanne enyim nwoke na ball pounds m nabara kemgbe echi a gaghizi irum aka ugbua isi zakwa dat boi. . . .ole aha ya sef i wish na drogba mara ya ezigbo ura sef Pres hapum aka biko.anom ya no shaking.ala adighi nma bu uru ndi nze. ole maka onye isi ndi "otu a"?Romy himself? Ikomi nko?is he lost in the jungle?a nurum na o na likei ndi na akpughi aji down side |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 11:54pm On May 21, 2008 |
ifyalways:Onye aruru ala nwanne jenny. Drogba wu onye ara bible, anyway we won the game. I will drink ma self to death tonite. If i wake up morrow kele nu chineke, if i no wake up too nu jah. We are champs of England and Europe. . Warn your sista Jenny cuz i dey cyber slap people oh |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:57pm On May 21, 2008 |
ole ihe mere i jiri boldie those words? munwa sef na aga iwu obere mmai. . . for ma stomachs sake dika akwukwo nso siri kwue anyi niile ga etata echi;mmai agaghi egbu anyi. but cherekwa,o na i maghi na Ikomi na a likei forest?ana egbu achara a na eze ohia now am really spoilt ole onye mere m ihe a? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 12:06am On May 22, 2008 |
ifyalways:May be fake maybe Swi Aga m agwa ya Ikomi, u are in hot soup. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 12:09am On May 22, 2008 |
Ify kachi foo buko. Ndi otu m na akpo ka anyi gaa lachaa mmanyi ngwo. Mmanya ndi somali na asoso uso. Sleep tight and don't eva eva dream of me. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 12:10am On May 22, 2008 |
Gwanu ya i che na a nam atu nwoke o bula ujo?i makwa na etozurum etozu na nwanyi ujo nwoke obula adighim gwanu ya buko.o nweghi ihe oke ga eme akpa rice.Ikomi kwusi ike,m maa ya ura oku join sef Pres am going to bed ka chi foo.iwe dim na obi. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 12:14am On May 22, 2008 |
IWE WEE GBUOO GI bYEEEEEEEEEEEEEEEEEEEEEEEE |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 2:24pm On May 23, 2008 |
Osu ka osu nwa mkpi ya buko sugbuo gi na Ikomi,selense. onye ife mu na Romy na ewe iwe ya biko wegbuo ya selense. highest iwe of obi wegbuo ha dia. Ikomi ntooooooooooooooooooooooooooo. Pres i go painnnn you sotay you go kpeme for dia. lol Igbo hi onye o bula minus Toshie. nneenneeeeeeeeeigbo,Trev,sheniqua,GC,Jennykadry udo diri unu. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 3:37pm On May 23, 2008 |
ifyalways: Ify igwam eziokwu aghagi'm agwa anybody, Ibu aji there?, if thats the case meee ka anyi hu buko. ifyalways: May God in heaven all by himself shower u with blessings, so igutara that side, imara ihe. I cant remember ma owu Izikel or Paulu kwuru ya. Osi dont drink water alone take a bit of wine, if only to aid in digestion. Can u imagine ha si na'm wu onye annuruma. May all of them that calls me onye annuruma not have any wine to drink, and if they find, may it be expensive. Gbalia na agu akwukwo nso Ify, if only to grow in confidence, so that when u drink u will not stumble. Ify enwekwa'ram some good news, Nchotala onye nga alu, thats wat av been working on. Guess wat her name is? No u guessed wrong. Aha ya wu Echidi'ime, am so happy, so I call her Echi. She is so nice, Listen, abaram kitchen now kam mere ihe'm nga eri, the yam flour I was trying to make was'nt going too well, so I called Echi to come and help out, she asked me to get something else to eat na ya ga abia echi, yere'm aka. . Ohhhh my god I cant believe all these is happening to me. . I have to go now, Nhu Echi tomorrow, I would tell u all about it, ma mu ahugi Echi echi iwe gaaa abia kwam. I hope Echi comes, God am so happy na'm ga ahu Echi echi. . Ify kelerem chi muoooooo. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:48pm On May 23, 2008 |
Ikomiiiiiiiiiiiiiistic.a maghim ma a gbara m aji there.anya m anaghi eru dia and enyom kuwara akuwa. o na i maghi na abum ada Jisos?a nam agu akwukwo nsom mgbe dum.O bu nwanna Paul gwara Timothy ya na anwurutu ntakiri mmai,maka afo ya.lol Echi really di ime.ihe na eme na uwa ugbu a na atum egwu.echi di ime Ikomi. onye i kporo onye oma gi today might echi,without reason or cause buru onye ojoo/iro gi.uwa na atum egwu infact. Nsogbu a dighi.umu Chineke nwe mmeri.lol a kowalam ihe ozo abi?am sorry,things happen sometimes and it makes one wonder,where and when things went wrong Echi di ime.i like that name.its just the right word for ihe m na agabiga ugbua. Vraiment,echi di ime.mana nke di na iru ka.lol Ikomi NKe iru uka. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:56pm On May 23, 2008 |
[s]Ikomi i ka noo ya?Ikomi d walls of defence i built around me is slowly crumbling.obi m na acho i gbawa.i just tried that ihe a na akpo love for d first time ever and it has left me heartbroken.Ikomi tinyem na ekpere.a naghim egwu egwu ooo anyway,ekele diri Chukwu na e meghim nke ozo,it would have made me feel so bad and maybe used. low moments ka m na agabiga now.i know i would survive sha.it hurts Ikomi gini ka eme gi na onye i huru na anya ese okwu without reason?nothing happened.onye kwetara na no sex enyi from ubochi mbu,hes made me hu ya na anya so much,my heart bleeds.had i known i would have gone for a spare tyre for eventualities dika nka. cheeeeeei,love emeruola m ahu.Zap ndi Ikomi sim ndo : [/s] |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 4:04pm On May 23, 2008 |
Ndoooooooooooo ohhhhhhhhh, that is why we always warn umuaka to mind udi woke ha naa eso. Umuaka ndaaa nna eyi jeans all the time, ha anagi apuru jeans ha waist wu a big waste of time. Thats not my total view of it oohh, just joking. If u mean what u've said am really sorry, but anaghi ekpo ngwagwu hapu iga ogu, my heart has been broken so many times, that I wonder how its still pumping blood. Amaghim ma iwotele onye ozo iga alu, one of my friends na acho nwuye, aha ya wu anwuruoku (smoke). Dont mind his name he's a good guy, and onaghi acho uka although odi uka. But overall his a nice guy would u like to meet him? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:11pm On May 23, 2008 |
lol.thanks. am already feeling better.maybe o maka no ma first experience,dats why o jiri di too painful.aha enyi gi nwoke ahu dikwa egwu.anwuruoku ! ! ! .o na anwu anwuru? No a choghim i meeti ya.enoff of all these long distance rubbish infact ka m faceia akwukwo m sef,o buru na nkea emeghi,onye ma nke kara imenu.kelerem d anwuru sha,si ya na onu kwube nwanyi na ekele ya. toshie na fake Ikomi i really appreciate,you never knew what your words have done to me,most esp that echi di ime. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 4:15pm On May 23, 2008 |
Ur wellcome, take care. Soo ichoghi anwuruoku ma main men. Anyway we shall see and please let me know when aji grows, Ana'm arunkwa barber, so ur in safe hands. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:22pm On May 23, 2008 |
ole ihe jikoro udele na barber? i ga echere till 2010 mgbe m nwere ike igba aji be dat now for now,am aji*less i meaniru na i bu barber?lmao . . . .praying mantis ha,ndi okpo. Ikomi a gwakwala Pres ihe niile m gwara gi today Pres wukwa radio without battrey. Ok buy garri,nsi a kpawalam.lol o nwere ike i bu maka oke nsi m na anyu ka nwa kelerem ndi enyi gi niile,gwa ndi iro gi na ha no na nsogbu. otu rove Romy buko there is kpom dia |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 4:26pm On May 23, 2008 |
Owu oke nsi mere umu nwoke ji na emewa gi obi Lekwa nsi nyuwa Fake my Good friend oma onyi a breakiri ur obi Ikomi na Echi ana m ekele |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 4:29pm On May 23, 2008 |
ifyalways: No worries, as long as my clipper is still working ur covered, and if by any chance the blades needs to be worked on ad get it ready, u wont be disappointed. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 4:30pm On May 23, 2008 |
presido1: Tank ko |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:32pm On May 23, 2008 |
presido1:iwu onye apari. ole onye mere gi invite na ma case now? owu nwanne drogba,aha ya bu ,dis boi a kuriela obim hehehehehheeee Fake,nkita na eri nsi,eze ana ara nkapi.wepukwa aha Fake ebe ahu. Obim no ya,no shaking.for real,amusirim ike. Pres o ka osi afu?cheeei,o buru na m mma,i wudnt have ever tried to huu na anya at all.anyway,echi amaka. o buzi mu na anwuruoku now.anwuruoku 2008 |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:36pm On May 23, 2008 |
Ikomi:i hope soooooo.if you can wait,nsogbu a dighi. mana o buru na a ga ebu uzo mee d blades sharpening b4 using then count me out buko,a naoghim na push and start moto.ihe m choro bu authomatic,manuals a digo outdated. Ikomi so i bu push and start? dont talk to me again buko |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 4:37pm On May 23, 2008 |
ifyalways: No worries ifyalways: Way to go |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 4:40pm On May 23, 2008 |
ifyalways:Ya fu gboo gi . But mmadu ole ka iga afu na anya, Cheatin isn't goodoooooooooooooooo. Amaghi m ihe imere fake oji onaghi abia zi ebe a Remember noffin is hidden under d sun . Nwanne drogba? ebelebe igba. Ndi agboro chelsea like drogba like broda. Bia nu wuru ma second obi di ya |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:42pm On May 23, 2008 |
Ikomi:na you know o na i likeghi ya? i said ,anwuruoku deux mille huit onye iwe na ewe eg Pres ya ga fryia sandy soil rie. anwuruoku 2008 egwu eji |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 4:45pm On May 23, 2008 |
ifyalways:Soro kwa push and start maka i'mewa gi obi. okwa ifu go i'he otomatik mere gi. Battri Ikomi wu kwa agbaa kpim moto aza vuuuuuuuuuuuuM. Penarity Ikomi anaghi eche ya eche jiri kwa ndi streeti ha. Abou di down now, Result ihe emere na winter |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:46pm On May 23, 2008 |
Pres a maghim na ihughim na anya.nani otu onye kam huru na anya buko.others, ahurm ha na imi ma obu na akpa ya lol. infact,ka m bejere Fake di akwa,o ma etu asi m ndo.i would soon be laffing,watch.infact i would have the longest and best laff soon o ga eme gi na anya. mu na anwuruoku Ikomi biko nye anwuruoku ma contacts,o jim na njo. delay is dangerous. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:52pm On May 23, 2008 |
presido1:lmao vuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuM indeed.Ikomi over to you.two down unu e mere ya straight ka o bu in a chamfa way? o wurukwa chamfa ka i chara d thing ,then is gonna be ejimas.2 by 2 o gbara ole? jukwa Pres ego ole nri nwa na ada now.you might be needing a contribution soon. not to worry though,you can always count on us. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 4:55pm On May 23, 2008 |
ifyalways: Okay ohhhhh, ad let him know. ifyalways: Am out. Take care. Echi is calling, onaghi alike ka'm na ekwu all this things gi na Pres ina ekwu. Good night all. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:00pm On May 23, 2008 |
heheheheeeeeeeeeeee.ka chi foo. anwuru oku is calling too Pres o foro gi.o nweghi onye ka akpo gi.biri nani gi. Fake is waittttttttttttttttting.Ikomi thanks for caring. kele echi4 us. Pres byeeeeeeeeeeeeeeeeee. igbo ka chi foo nu. anwuruoku 2008 ! egwu eji |
(1) (2) (3) ... (470) (471) (472) (473) (474) (475) (476) ... (579) (Reply)
Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 60 |