Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,184,664 members, 7,924,172 topics. Date: Sunday, 18 August 2024 at 03:32 AM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (481) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (482727 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (478) (479) (480) (481) (482) (483) (484) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 6:07pm On Jun 18, 2008
ify so ibu onye anambra lakuru ebucca digi na cho ndie anambra na threadiaaaaaa grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:08pm On Jun 18, 2008
rubi:

@ifyalways Abum onye abia state mana ebighim n' Nigeria mana anam e misi obodo ahu
one does not value Nigeria untill one leaves
eyaaah.
***hugs and kissess** abumkwam onye Abia steeti.o dikwa egwu,umu asa nile na abia na threadia na abukari ndi Abia state  cheesy ndeewo. i luola di?  grin e nwere nwannem nwoke ezigbo mmadu na acho nwanyi,aha ya bu ikomi  tongue give me the go ahead,i wud haziela everytin kama be well aware na nut puru di man na isi infact o na eme mkopu  embarassed but he can be managed sha  cheesy
lol,Rubi ndeewo.one rove  kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:14pm On Jun 18, 2008
jennykadry:

ify so ibu onye anambra lakuru ebucca digi na cho ndie anambra na threadiaaaaaa grin grin
ala Aro lekwa cheesy Jenny,Anambra bu imerennem buko,a bum nwa Arogod .
Ebucca ka putara township ohuru,with time o ka ahu uzo.village mentality ka na enye ha nsogbu. grin
i na akpo Pres di gi?lekwa anya anti Nnenneigbo niile na akukwa okpo.she be pro boxer lipsrsealed lipsrsealed zekwara oku jenni. cheesy
ga guo Profile Pres,di boyyyyyy,hmmmn dat boyyyy bu amu nko and hes fond of always dropping ejimas,two/three in one goal wink
Presssssssssss UWA WU PAW PAW.
Roving Romy kiss gracious muchacha cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by rubi(f): 6:15pm On Jun 18, 2008
@ifyalways Ekelem gi n' concern inwere n'ebem no aluolam di with kids
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by rubi(f): 6:19pm On Jun 18, 2008
@jenny A nam ekele amaghim n'ibu onye igbo chim dube gi
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 6:23pm On Jun 18, 2008
@rubi

nwanne nno oooo,aname kelekwa,ya gazieee

@ifyalways
ke di onye choro ina fu mu dimu presido angry angry nga chafu ya ofu an'ran ya cheesy cheesy grin grin


bia odika oso ndie abia juru na threadiaaaaa,unu juru eju ebea grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 7:50pm On Jun 18, 2008
For where! Enugu na representi sidia biko,

Ify nwanyi oma kedu kwanu? jenny and Rubi!!

Hmmm jenny bu kwa husband snatcher (popular one) na nairaland grin, gi na michelin na azo umuboys LoL
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 7:53pm On Jun 18, 2008
he he he cheesy cheesy cheesy cheesy romeo alukwalamu di ooooooo, cheesy cheesy grin grin grin its not a crime ilu di abwo grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 8:27pm On Jun 18, 2008
jennykadry:

he he he cheesy cheesy cheesy cheesy romeo alukwalamu di ooooooo, cheesy cheesy grin grin grin its not a crime ilu di abwo grin grin

ka m were nu ujo kweta cheesy cheesy, inu di abuo adiro bad cha cha, umunwoke na alu umunwanyi 20 grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 8:14am On Jun 19, 2008
Romeo hapuru nu m my one and only one tongue tongue tongue tongue
Janny hapu romanus oguru na agu oge nile, iwe na ewe ya make anyi enyehu ya ofe egusi two days ago.
Ify kedu onye kporo gi na okwu a now. Amebos
Anyways ndi igbo kwenu!!!!!!!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 10:31am On Jun 19, 2008
ifyalways:

eyaaah.
***hugs and kissess** abumkwam onye Abia steeti.o dikwa egwu,umu asa nile na abia na threadia na abukari ndi Abia state  cheesy ndeewo. i luola di?  grin e nwere nwannem nwoke ezigbo mmadu na acho nwanyi,aha ya bu ikomi  tongue give me the go ahead,i would haziela everytin kama be well aware na nut puru di man na isi infact o na eme mkopu  embarassed but he can be managed sha  cheesy

LOL

rubi:

@ifyalways Ekelem gi n' concern inwere n'ebem no aluolam di with kids

Mu'wa aluola di, sorry aloulam nwanyi with childrens. How about that? Iji kids muwa ji childrens equation balanced.  angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by nwakaibe(m): 11:04am On Jun 19, 2008
Ify nwanne m oma, gini mere Jenny achoghi greet m na thread a? Gwa kwa ya na aro bu oke-igbo. ndi o ji joji eje mba.
Na eziokwu if Jenny, ikomi , rubi na Presido refuse i zitere m ekene an ebea, ha ga ahu na abu m dike na mgba grin grin. Ezi ada aro chukwu ako bu ije. where ever we are, aro chukwu bu our own zion ma obu holy land.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:27pm On Jun 19, 2008
rubi:

@ifyalways Ekelem gi n' concern inwere n'ebem no aluolam di with kids
LMAO ! ! ! ezi nwannne m nwanyi.Ok,nsogbu a noghi.ekele diri Jah.
Ikomi:



Mu'wa aluola di, sorry aloulam nwanyi with childrens. How about that? Iji kids muwa ji childrens equation balanced. angry

okwu nkasi obi cheesy lekwa babes nile a jula gi.lenu ma i ga a try guys now undecided
Ikomi ga luoooooooooooo nwanyi.i kala angry angry angry
Pres,Bleep off.isi azu dika gi.
Jenny Ok.i si na Pres bu ur tHot abi?anom na nkirinkiri.o ga di gi ka odi ibe gi cheesy cheesy cheesy i hapu boys were love to share like Toshman i na esoghari eze ndi boyoyo Pres,goodluki .Pres bukwa NFA na ebe okwu babes no. lol
nwakaibe:

Ify nwanne m oma, gini mere Jenny achoghi greet m na thread a? Gwa kwa ya na aro bu oke-igbo. ndi o ji joji eje mba.
Na eziokwu if Jenny, ikomi , rubi na Presido refuse i zitere m ekene an ebea, ha ga ahu na abu m dike na mgba grin grin. Ezi ada aro chukwu ako bu ije. where ever we are, aro chukwu bu our own zion ma obu holy land.
Jenny biko kele eze ndi aro uzo cheesy
Erhmm i si Ikomi na Pres bia kele gi?i choro i kpa agwa ndi hausa ugbua embarassed
okwa igbo si na onye bia na ulo mmadu,o buru ekele bia then onye nwe ulo e weputa oji.lol ngwa nye ha aka ekele first and wait for the oji from their side. cool
toshiiiiiiie touch moi nwantiti cheesy
nnenneigboniiile kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss
igbo hi angry angry angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by rubi(f): 6:46pm On Jun 19, 2008
@Nwakaibe onye aka ruru ya lie Nna yuo onwughi opara gburu
Ma nmadu echetaghi kele gi kele onye ahu onweghi ihe otupuru n'ahu
I mere otu ole? How body

@ifyalways Ikom nwa nne gi nwoke achowa beghi ilu nwanyi
Onwere muo eji alu di na nwunye muo ahu bata ya n'ime
oga aghi acho nwanyi kama umu nwanyi ga n'acho yo

@ikom Chineke ga eme all things beautiful for you his time
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:07pm On Jun 19, 2008
rubi:



@ifyalways Ikom nwa nne gi nwoke achowa beghi ilu nwanyi
Onwere muo eji alu di na nwunye muo ahu bata ya n'ime
oga aghi acho nwanyi kama umu nwanyi ga n'acho yo

@ikom Chineke ga eme all things beautiful for you his time

lol
okwu ka i kwuru.
cheesy grin cheesy
Ikomi okwa i na anu?uwa nile ahula ike gi tongue oya ka mmuo ilu nwanyi dakwasi gi na ahu ugbuaaaa iseeeeeeeeeeeeeeeeeee cheesy
@Rubi ,buko dada o bughi nani Ikomi,ha buru ibu,ndi agadi ekwe nka juru na threadia.lekwa Pres,a chutu nne a chtu nwa cheesy unu ga luooooo nwanyi pulease cheesy
infact a gam a gara unu niile 9t vigil echi.o dikwa egwu.even u Romy cheesy guilty as charged.
oooh even Fake too tongue infact owu nani ndi boyoyo NFA for babes juru nga. cheesy
Sheniqua hope na idi nma?anyi nile huru gi na anya kiss
Pres oge mmai don reach.where we go put head? lol
igbo hi angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 7:09pm On Jun 19, 2008
eze ndi aro uzo anu me kene ooooo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:13pm On Jun 19, 2008
jennykadry:

eze ndi aro uzo anu me kene ooooo
lol.so amusighi gi ike? shocked shocked shocked so all these ur raking bu dry one? cheesy
hope na ikpere gi ruru ground?  cheesy
Jenny kedu?ole maka di gi na ife na di gi nke Nairaland? cheesy my rove to ha nile.
cheei e nwere m ule echi  sad ka chi foo nu buko.uwa na acho ikpugidem na isi  sad
Faky  kiss kiss kiss kiss always  kiss kiss kiss kiss,today  kiss kiss kiss kiss,morrow  angry angry angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by rubi(f): 7:14pm On Jun 19, 2008
@ifyalways odim ka in a eme madu achia ochi toooooooooooooooooooooooooooooooooooo much
@ the same time inspiring
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:21pm On Jun 19, 2008
rubi:

@ifyalways odim ka in a eme madu achia ochi toooooooooooooooooooooooooooooooooooo much
@ the same time inspiring
i meanuri ya?cheei thanks a million.isi a zalam cheesy
Cherekwa,o nwere nwanne gi di vacant,a nam achokwa di cheesy ndi threadia jurum.buko a dikwa vacant too grin i nwere anything di available but pls no Bush meat ! already made buko.onye na agba jeep jeep tongue
Rubi for ma saide na uhuru chi oma,maybe for ur side na ututu . . . .just have a good day dear kiss kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 7:23pm On Jun 19, 2008
ify ahu di mu na dimu nwan ne mu nwanyi. . . . . . . . . . as for presido dimu ke ibwo amaro mu ebea oji ukwu ya dika nke okwuko je. . . . . . . . . biko ya bata gwaya na jenny na cho ya nu no wink


anyways ify kedu?ndi bee gi kwanu? kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:28pm On Jun 19, 2008
jennykadry:

ify ahu di mu na dimu nwan ne mu nwanyi. . . . . . . . . . as for presido dimu ke ibwo amaro mu ebea oji ukwu ya dika nke okwuko je. . . . . . . . . biko ya bata gwaya na jenny na cho ya nu no wink


anyways ify ke kedu?ndi bee gi kwanu? kiss
hmmn obi kara gi na ebe Pres no.
Pres i tere di thing mmanu anwu? shocked shocked shocked shocked hmmn for everi action,there must be equal and opposite reaction.ole ihe mere Jenni ji acho gi otua?unu tunyere m azu cheesy
Jenny ndi bem di nma.Fake no na elu,Tosh no na ala,o nweghi onye na emegbu ibe ya. cheesy
Romy no na sidelines,Ikomi no na bench,Pres no na reserve while Darfur bu extra just incase egwu da to penalty shoot out wink
jenni do have a good day. kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by nwakaibe(m): 11:37am On Jun 20, 2008
Rubi, Jenny, Presido, Ify Bekee ekene m unu ofuma ofuma. Obi oma ji m na ihi na egorom a fine camry recently. abiakwam nweta confirmation na nnukwu bank(ulo aku) ebe m no. Akwuru m upfront ;Drecently so ego just filled every where.
Kwado nu maka nkwobi, ugba, ofe achara for Jenny, edikakong etc plus nkwu na ngwo.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 12:29pm On Jun 20, 2008
nwakaibe:

Rubi, Jenny, Presido, Ify Bekee ekene m unu ofuma ofuma. Obi oma ji m na ihi na egorom a fine camry recently. abiakwam nweta confirmation na nnukwu bank(ulo aku) ebe m no. Akwuru m upfront ;Drecently so ego just filled every where.
Kwado nu maka nkwobi, ugba, ofe achara for Jenny, edikakong etc plus nkwu na ngwo.

hmmmmmm nwakaibe imego aguro na gu'mu ubwa,otego kwa aka mu na nkwobi ,ugba na achara mesuru
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:02pm On Jun 20, 2008
jennykadry:

hmmmmmm nwakaibe imego aguro na gu'mu ubwa,otego kwa aka mu na nkwobi ,ugba na achara mesuru

Jenny cheesy

Ugbua and not ubwa
Abuo and not abwo

eji m ifunanya agwa gi ihe dum kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 5:29pm On Jun 20, 2008
romeo:

eji m ifunanya agwa gi ihe dum kiss
Bia lomeo mara gi ga etinye ukwu na ofu traussa angry angry angry,
Egwuru egwu a na ha agafe isi nkwu aka ooh.
Ichoo onye i'ga a'correcti lekwa ikomi.
Akponyere gi blue-sky b4 onweghi igbo omutara gi na aka
now owu jenny ka ichoro ime ihe i'mere blue-sky.
Romie omaghi erere gi. grin grin grin grin
Jenny beware of onye obula aha wu romeo ma nro ma na ihe tongue tongue tongue tongue

Umuigbo Hi
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:40pm On Jun 20, 2008
presido love kiss kiss ich habe dich vermissen?wo warst du?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:43pm On Jun 20, 2008
presido1:

Bia lomeo mara gi ga etinye ukwu na ofu traussa angry angry angry,
Egwuru egwu a na ha agafe isi nkwu aka ooh.
Ichoo onye i'ga a'correcti lekwa ikomi.
Akponyere gi blue-sky before onweghi igbo omutara gi na aka
now owu jenny ka ichoro ime ihe i'mere blue-sky.
Romie omaghi erere gi. grin grin grin grin
Jenny beware of onye obula aha wu romeo ma nro ma na ihe tongue tongue tongue tongue

Umuigbo Hi

grin grin grin grin grin grin grin onwere ihe jikotara mu na trausa? ka m kpo godi Nnenneigbo my tomato Jos ka anyi abuo nwe 2 aside wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 5:44pm On Jun 20, 2008
bia jenny, onye ka ibu sef?
isuo igbo
isuo yoruba
isuo . . .
jennykadry:

kiss kiss ich habe dich vermissen?wo warst du?
only God knows

izaa aha m aghotaghi jennykadri gini ka ikadiri?

atuga m gi ujo o
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:50pm On Jun 20, 2008
darfur:

bia jenny, onye ka ibu sef?
isuo igbo
isuo yoruba
isuo . . . only God knows

izaa aha m aghotaghi jennykadri gini ka ikadiri?

atuga m gi ujo o

Akwu m gi na azu, nwoke Sudan!!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 5:56pm On Jun 20, 2008
kwushike, nwoke potokiri

ka'm gbada central london now ga zaara ndi ocha gringory grin

aga eme uwa an~aa
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:58pm On Jun 20, 2008
As in Akabuogu alias 4:40
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:59pm On Jun 20, 2008
he he he ndie jealousy ,obu ife ojo ,na amamu asu asusu di chi'che grin

kedi ife mere afamu darfur?oka kegi nma,kedi ife bu darfur ?

(1) (2) (3) ... (478) (479) (480) (481) (482) (483) (484) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 44
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.