Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,191,333 members, 7,943,828 topics. Date: Monday, 09 September 2024 at 05:13 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (484707 Views)
Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (536) (537) (538) (539) (540) (541) (542) ... (579) (Reply) (Go Down)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 5:38pm On Sep 23, 2008 |
@ramp nwanne o bughi mgbe nwoke huru nri ka o ga eri? i maghi? soo b/c winter abiabe, m chupu ihe ruru m aka. m chufukwanu ya ma winter ma summer onweghi nke m huru, gini ga eme? otele aburu otula. dee sam, onye si na otele adighi mma, ya chapu nke ya |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by SamMilla1(m): 5:42pm On Sep 23, 2008 |
onye ara ozo na nairaland. inweghi nsogbu, nwewe anuri, akwuru m gi n'azu. Anyi nwa bu nairaland. Icho inwetam mgbe nile, I ga afum na N'ULO M |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 5:47pm On Sep 23, 2008 |
no shaking. ahula m ya. ana eke rice ebe ahu? aguru ji otele |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by SamMilla1(m): 6:02pm On Sep 23, 2008 |
ana ekekwa ma salad na umu ihe ndi ozo . |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 6:58pm On Sep 23, 2008 |
Otele nyuru aro si umunna ya kwewere ya egwu Ha si ya tufiakwa, anaghi ekwere ihe ojoo egwu. OteleTosh, Otele otele isila london churu ha gaa holand, si holand gaa obodo BUSH Nani maka ije ikpu. Oteleeeeeeeeeeeeeee Tosshieeeeeeeeeeee Iwunu onye nke m far back. Imechaala nweta felibombo? Si ya na a na m ekele ya ooo |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Omenuko(m): 1:27am On Sep 24, 2008 |
Umu ibe m, Omenuko o biara ebe a ugbu a, ana m ekele! Na-asu asusu anyi mgbe nile unu nwe efe/oghere o. O ga diri anyi n'onwe anyi na mma. Asi m ka m tinye aka m n'uka a n'ihi na acho m imata ihe unu n'akpaa. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:44am On Sep 24, 2008 |
Omenuko ndeewo na ulo ndi igbo na NL.ya gaziere gi Presido |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 1:18pm On Sep 24, 2008 |
oborochi kele chi ya Ala owere |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by rampagain: 2:42pm On Sep 24, 2008 |
ndewo nu ooooo otele: mi na furu ya na winter mo summer,make u hold body,afterall nwoke na ra nwanyi o'la lu'be na commit fornication otele repent before its too late |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 12:21am On Sep 25, 2008 |
Romanus i dikwa ndu ikuku burulu Presido na Ikomi eburula gi |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by jennykadri: 2:07pm On Sep 26, 2008 |
oga diri seun na ndie asiri nma |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 4:59pm On Sep 26, 2008 |
Ndi jere nga mkpuru oka ejula ebea |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:26pm On Sep 26, 2008 |
Ifyyyyyyyyyyyyyy |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:06pm On Sep 26, 2008 |
lol O dikwa behuge nga.Infact ala a shakiga e shake Romy,mgbenile Pres,isi zakwa gi dia. Ikomi,otondo Umu igbo weekend oma nu. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 11:59pm On Sep 26, 2008 |
otele agbaakwala ozooooooo, otele onye ara, otele nekwu eziokwu, otele mgbeke, mgbeke nazazi eliza. onye noya eeeee romeo elee ihe i mere mean by nga mkpuru oka? ndi beanyi mmamma nu oooooooo |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by plusQueen: 12:00am On Sep 27, 2008 |
umunne na umunna baby o abiala ozo ho ya ho ho hoya |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 9:58am On Sep 27, 2008 |
otele: Ujo adi na your side? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 4:10pm On Sep 27, 2008 |
Romanus, romeo brazil, the romeo of romeos. Okenekwa. Ihuru felibombo your side. Tosh na-acho ya. O buru na ihuru mbombo biko gwanu ya na Tosh na-anwu anwu . Igbo bu igbo ekenekwa m unu |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 4:13pm On Sep 27, 2008 |
Ifyalways ibu nwanyi nna akpa oke uka, ma leee anya umu nwanyi nna akpa oke uka adighi anota na di. Quote me On a second thought. Iwe. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:26pm On Sep 27, 2008 |
Ikomisometimes i bu nwoke na ege okwu nile nwanyi kwuru. Ma lee,nwoke na etinye nti na uche ya na ihe nile nwanyi kwuru a naghi akpata ego dont quote moi N'aka nke ozo,i missed you. Kedu maka Pinky? Ole maka Onyinye eeeeeeh?I hope na i di safe,Onyi bekee Chineyem na ndi ozo,nma nma nu Nke onye diri ya. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 8:22pm On Sep 27, 2008 |
agaba123: bia fake, i choro ihu felimbombo gi ji nwayo ga choo ebe ono, owughi ikpo aha m everytime felimbombo guru gi . gini na emedi gi sef. inuwala goof? BabyO , i change-ala aha ozo nke ugbua wuzi plus queen. lol , ya bu ihe ana akpo new improved BabyO chei, umunne m eeee. ehee, faketan, i sorola ndi na akpo m otele na threadia. okwaya? bikonu kama unu ga akpo m otele kpoonu m onye ara, a ga m aza aza. kedukwanu nke wu na m bu otele. mmadu chukwu kere putara uwa si na aha ya bu otele, onye ahu ojikwa ahu. ya ka unu lechara m anya, mu wa, unu makwa onye m bu? ka m chetara unu onye m bu. . . . a bu m toshmann nwa mama, anu ana agba egbe ona acho condom 1 and only nwoke mara mma 1, agbusi gbara otele 1, eju n'efe n'elu1, akirika 1, the crown prince of umumkpi, the only married bachelor, readily available for romantic business, nwoke nwere many well wishers(female well wishers) and a future billionaire unu abia ebe a na akpaghari m, akpo m otele. inshort aga m ewetara unu photo m, odika o ihe ga a-solve this problem |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 8:43pm On Sep 27, 2008 |
Afa otutu gi ahu ezubeghi. Ichefugo 'anu a na-agba egbe O na-acho condom' 'bachelor with 7 children' Anu a na-agba egbe O na-enyo g-string I gbakaria, o siwe imi na landing strip. Chei Toshi efugooooooooo Tosh nke m Kedu ka eke si anya anwu? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 8:53pm On Sep 27, 2008 |
fake m oo, olee otu m ga eshi chefuo my hard earned title fake, imakwa na umu mgboto nokwa na obodo bush infact, ano m cincinnatti ugbu a, and enwere one correct nwa mgboto no around but nwa mama aluola nwanyi o, but onwunwa no ya o. the nwa na enye m baad green light. ogba nno oto. n'esoghari m, o keleela m ugboro ato. and oji tattoo gbara ahu ya gburu gburu. nke wu correct freelance mgboto inshort fake, adapula m, ka m ga hu nwaa. nwuye m gara new jersey, ka m ga hu nwa, tupu congy e butere m epilepsy. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 9:13pm On Sep 27, 2008 |
ugbua ka Tosh batara. Biko ekwekwala ka konji butere gi akwukwu di anyi. Mee ihe i kwesiri ime 'nwunye' gi bia O nuta nke ya na ara. Married bachelorrrr. Tosh biko mekwa install anti-virus maka trojan horse juru everywhere. Nke ahu ji tatuu saa aru hehe . . .ije oma Ehen keduzi ikwuru maka felibombo? Ka O nukwa gi ya n'onu. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by onyinye2(f): 2:17pm On Sep 28, 2008 |
toshmann:m na-achi ochi! I di egwu na mmadu (sp) @unu niile Udo diri unu niile taa. |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 9:39pm On Sep 29, 2008 |
onyinye gini na ato gi ochi odika imaghi onye m bu jee juo ase. ha ga agwa gi onye nwa mama bu the only eligible bachelor with wedding ring |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by jennykadri: 9:44pm On Sep 29, 2008 |
LMAO tosh ,aru adiro gi kedi maka twin brother gi otele? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:33am On Sep 30, 2008 |
jenny, a dim sure na i bu somebody m ma very well. a dim sure i so na ndi na e-change aha from time to time via banning from admin. b/c otu isi n'ekwu odika i bu old timer na threadia. anyway, nne biko chukwu egbula gi, awughi m otele. ihe a wu propaganda presido na faketan start-iri to tarnish my hard earned impeccable image as a prince of umumkpi. and a ma m ndi send-iri ha to tarnish my image, o wu ndi village m, in umumkpi, ndi na azo okpu eze with my father, HRH, Eze Afodimkpa Igurube, The Agbara Ahuru Gbuo Nnama 1 of Umumkpi however, toshmann nwa mama di very handsome . abughi m otele. otele joro njo. n'eshi ushi. nwa mama wu sweet boy jenny anyi ga ahu later |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 3:30pm On Sep 30, 2008 |
toshmann: Tosh amam na I bugo nke di aro ma nke di mfe, Kpachara anya gi. Nwoke mmadu ka ewerekwa obejiri bepu gi amu. Aka m adighikwa ya. Aka jikwa nke ahu. Ekwe kuo, ama gbaa. Umumkpi agaghi azotakwa ezekudele. maka aka kpara eze kudele Okwuo onye chiri ya ozo. Lekwa felibombo di free jee raragawa. Toshieeeeee, anu a na-agba egeb O na-acho condom. Nani ihe esere m na gi bu nwanyi. Sam sam. Ma na udo di. Umuwanyi gboro kasa. ha ga-ezuru anyi inugo. . bachelor ji umu isaa |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 4:35pm On Sep 30, 2008 |
ifyalways: Ify stop it, . Everytime imisiri mu, everytime imisiri mu, owu na imaghi ebe mbi. Ify akpa'su kpanam iwe now. Ify av been toying with ndi turkey, the people na ato mmri mmri, ha akaghi aka, the kind tosh na alike. Nwere any good one? |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:22pm On Sep 30, 2008 |
Ikomi:lol a maghim ebe i bi i bi na city center? Gi na ndi Turkey i tala ndi kpomo na kanda? ehen,okwa i bu onye alakuba sef? Ikomi gbarukwa ga saa ala Bar'ka d'sallah ! Presssssssssssssssssssssss,hehe,o dikwara gi na nnenne 2daful igbo ndeewo . |
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:46pm On Oct 01, 2008 |
lol Umu igbo happy independa ! anyi ga ebido riwe ji anam hapu ji awusa abakaliki rice kama karia dangote garri ohaji di nma na onu karia garri ijebu all forms of dependence na ndi mba ozo must kwusiriririrrrrrrrrrrrrrrrri Chukwu Gozie ndi igbo nile nye anyi oke ruru anyi https://www.youtube.com/watch?v=m_qebNnphiI&feature=related |
(1) (2) (3) ... (536) (537) (538) (539) (540) (541) (542) ... (579) (Reply)
Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 51 |