Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,191,334 members, 7,943,828 topics. Date: Monday, 09 September 2024 at 05:15 AM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (540) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (484708 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (537) (538) (539) (540) (541) (542) (543) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by inquisitiv: 5:33pm On Oct 01, 2008
[color=#990000]NDI IGBO KWENU, GINI NA-EME EBE A![/color]
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 7:20pm On Oct 01, 2008
naijiria happy independa o cheesy
ya gazie

igbo kwenu!!!yaaaa
nigeria kwezuonu !!!!yaaaaaaaaaaaaaaaa

ndu mmiri, ndu azu. oji ngaji eri, chetakwa onye ji aka. egbe bere, ugo bere. . . iseeee cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:28pm On Oct 01, 2008
lol @independa
Nnem ochiee ooooo,happy independa mama cheesy cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by izaga3(m): 9:28pm On Oct 01, 2008
Igbo kewenu!!!, mnonu!!!, zuonu!!!
from ukpo anambra state the heartland
happy independence!!! wink wink wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by jennykadri: 10:53pm On Oct 01, 2008
igbo happy more suffering days independence day oooo cool
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by rubi(f): 1:50am On Oct 02, 2008
Igbo kwenu happy independence!!!!! Onye ahapu kwa la nwanne ya
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chi21: 2:40am On Oct 02, 2008
Igbo kwenu happy independence
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 4:31am On Oct 02, 2008
Happy Nigerian Independence Day. . .

Ndi Igbo Kwenu!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:13pm On Oct 02, 2008
toshmann nwa mama na ekele unu o wink . and bikonu abughi m onye a angry


otele agbaalanu ooooo
otele mgbeke
otele mara mma

otele eji eme onu
umuigbo mmammanu oooooo :________________otele


ibia gi isi na ibu dike. ana akpo gi toshmann gi ekwe. idiot
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 4:17pm On Oct 02, 2008
ona ewe gi iwe na m bu otele oma cheesy

ichoghi gi chara nke gi
abu m otele oma
okwa i si na gi bu agbusi gbara otele. angry
i hope na owughi m ka i nekwu maka ya
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:19pm On Oct 02, 2008
isi na imara mma weputa photo gi ka anyi lee

and stop these people isi na mu na gi bu otu onye angry
kedukwanu udi mkpari di ihe a
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 4:21pm On Oct 02, 2008
onye ihe m na ewe iwe, ya biko wegbuo ya
selense

osukosu nwamkpi, ya biko sugbuo ya

selense grin

toshman tongue
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:25pm On Oct 02, 2008
otele egwuregwu apart, biko gwa ndi a na i bu otele and nothing more than an ordinary otele nwuru anwu

a like-ghi m this comparison with onye aha ya bu otele. biko.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 4:26pm On Oct 02, 2008
bia nwoke m onye ka inakpo otele nwuru anwu angry
odika ujo anaghi atu gi angry

si ebe a puo tupu iwe ewee m now angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:27pm On Oct 02, 2008
Tosh na Otele unu abou/otu gbara okwu unu nuo.ole ihe bu nkea sef? tongue
1960 9ja nwere independa cheesy
N'ime otu onwa anyi achiba onwe anyi cheesy cheesy
Azikiwe Nnamdi okpara cool
1960 ewo cry cry cry cry
hehe
rice independa na ato ka shugar grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:37pm On Oct 02, 2008
ify
owu otele and his cronies na e-fuel-u this propaganda against nwa mama. i dont like it. otele gbara ogwu gi nuo. si ebe a puo. a gwachaala m gi. a wu m a prince. i bu otele. there is no comparison. anyi awughi otu. onweghi ihe jikoro prince na otele. tongue

wetin dey worry u sef? be urself. a-a angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 4:41pm On Oct 02, 2008
ihe jokoro prince na otele? kedu ihe prince ji anyu nshi? cheesy . . . otele prince grin
toshman, jiri nwayo, gini na esere gi? anyi bukwanu otu wink , anyi bu nwanne smiley
na asi na gi na nwanne gi wu otu iwe newe gi like this, odikwa egwu o cheesy

toshnwa mama, agbusi gbara otele1 grin
otele abiala gi ugwo grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 4:42pm On Oct 02, 2008
ok tosh bye bye grin b4 gi nwee high Bp grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:45pm On Oct 02, 2008
Ha
Otele paranu Otele gi ga somewhere else cheesy
Its highly annoying and defamatory for Otele nwuru anwu to try either in ignorance or arrogance to impose itself/himself on someone else esp men of impeccably clean character dika Tosh nwa mama cheesy cheesy cheesy
Tosh gba ya nkiti,with time o ga amata si iwughi his type,o cho his way grin
Otele nsi angry angry angry angry
i rove ma sweet and pweety Otele tho tongue
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 4:57pm On Oct 02, 2008
Tosh kedu maka nwa tatoo ahu?

Ma I bu Otele ma I bughi, nke ahu gbasara gi. nani ihe m mmaara bu na Toshi. o chugburu onwe ya na nwanyi.
period. putara tukpo m.

Toshi kedukwanu maka mbombo?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:00pm On Oct 02, 2008
ifyalways:

Ha
Otele paranu Otele gi ga somewhere else cheesy
Its highly annoying and defamatory for Otele nwuru anwu to try either in ignorance or arrogance to impose itself/himself on someone else esp men of impeccably clean character dika Tosh nwa mama cheesy cheesy cheesy
Tosh gba ya nkiti,with time o ga amata si iwughi his type,o cho his way grin
Otele nsi angry angry angry angry
i rove ma sweet and pweety Otele tho tongue

chei, ifyy m  kiss
ify i hula ihe m ji like-ia gi very well. o kwanu that useless boy a na akpo faketan/agaba mere ihe m ji miss-ie out ebe ino. ify o ga adiri gi mma. I2 akuola, ka m ga appointment m nwere na downtown dayton.
ndi america na asi downtown where as ndi UK na asi city center grin chei, echetala city centre umu mgboto m na agakario wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:05pm On Oct 02, 2008
haaa, fake mo oooo cheesy

fake, imakwa nwa tattoo ahu, mere m ihe o. chei, grin imakwa na de tattoo ruchara ime ahu ya. mgbe nwa mepere ahu ya o di ka ahu agwo grin

mana nwa mama mechiri anya dabakwa ebe ahu o. nwa ahu wu akwuna ojooo. agwara m ya na m bi kentucky. mechaa gbaghachi dayton one time. nye ya fake number na fake address. grin grin grin

lekwa m , lekwa tattoo. the thing yichara skin disease cheesy de nwa na afi cigar ka mmiri tea grin
and onwere egbe shocked nwatakiri n'erube 20yrs, onwere egbe n'okpuru pillow ya. onye nke a nwere tattoo, nwee egbe, nwa mama nye fake address gbafuo jare

fake, e nwere m appointment na downtown, anyi ga ahu later wink
anyi hu, anyi akpaaa well well grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:07pm On Oct 02, 2008
toshmann:

chei, ifyy m kiss
ify i hula ihe m ji like-ia gi very well. o kwanu that useless boy a na akpo faketan/agaba mere ihe m ji miss-ie out ebe ino. ify o ga adiri gi mma. I2 akuola, ka m ga appointment m nwere na downtown dayton.
ndi america na asi downtown where as ndi UK na asi city center grin chei, echetala city centre umu mgboto m na agakario wink
lol
i gawakwa jide kwa condoms.
i huna onye yiri Mbobo na that side?Mbobo di so unique,o nweghi part 2 grin grin
a nurum na i ji Mbobo were due agaba ulo tongue na true ?
o dikwa ka eziokwu maka na kemgbe now,isi agaba na amuke ga torch ndi uwe oji grin grin grin
lol abeg ooo smiley
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by edygirl(f): 5:13pm On Oct 02, 2008
Ndi Igbo umuoma daalu nu. Ahukwara m aka oru unu Five hundred and some pages,
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 5:14pm On Oct 02, 2008
ndi iberibe. toshman a ga anwu one day grin
nwanyi ga egbu ya one day grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:16pm On Oct 02, 2008
edygirl,ndeewo.i rove your siggy kiss i so na ndi pacesetters ebe a,lol.udo babes
Drafur,o bu ihe ojoo?Ma Tosh a likeghi nwaghi o bu gi ka o ga a like? shocked shocked shocked
lol,its the spirit of the independa,dont kill it grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by edygirl(f): 5:17pm On Oct 02, 2008
Otele kedukwanu ihe aga-akpo pikicho di na profile gi? grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by edygirl(f): 5:19pm On Oct 02, 2008
@ifyalways,
Thanks rove.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 5:22pm On Oct 02, 2008
eddy, profile otele na egosi otele mgbeke grin
the boy wu otele nwuru anwu grin

eddy, a na m abia US na xmas nke afo a, kedu side i nu?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:26pm On Oct 02, 2008
Ha darfur,jiri nwanyo,shuoooo shocked shocked shocked shocked
On behalf of eddy,eddy na alata ala igbo na xmas so job gi kuru aku. cheesy Moreso,i hughi aha ya?o bu ada nma edy tongue
@edygirl,uw babe
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 5:39pm On Oct 02, 2008
ify, abughi m toshman biko. ajuju ka m juru, asighi m na m na abia ihu ya cheesy
umunwanyi nile juru london onweghi nke m churu, ya awuru nke di na US, haba.

and that reminds me, maranu ihe unu ga eme toshman o, o chuwala onye nya tattoo left, right and centre. jidenu ya o. heeee. okwa o luola nwanyi. . . . . ebelebe igba
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by edygirl(f): 5:44pm On Oct 02, 2008
Oh my gosh!! I am laughing so hard. My ribs are hurting. Ify thank you cheesy cheesy

(1) (2) (3) ... (537) (538) (539) (540) (541) (542) (543) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 30
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.