Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,178,794 members, 7,905,919 topics. Date: Tuesday, 30 July 2024 at 09:18 PM

Igbos come show your proverbs skills - Culture (25) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbos come show your proverbs skills (283526 Views)

Nigeria Pidgin Proverbs & Their Meanings / Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) / Yorubás come show your proverbs skills (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (22) (23) (24) (25) (26) (27) (28) ... (101) (Reply) (Go Down)

Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 7:32am On Oct 16, 2007
nwando:



echelon,ekene kwa m.
a no m na kirikiri.
cry cry cry cry

Isi na i no na kirikiri? Ihe ahu bukwa ulo nga.

Cheta na

Mgbe onye jiri teta ura, o buru ututu ya
Whenever one wakes up, it becomes his morning
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 7:46am On Oct 19, 2007
@topic

Mba ji na-akari nruli n'oku
Some yam tubers are too big to be roasted

O bughi otu ife nracha si ami[/color][color=#990000]
It's not how fruits/sweet things germinate/grow  used to say that good things/conditions will not last forever

take care
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 12:33pm On Oct 19, 2007
ifyalways:

youngies i na akowa na tosh a bughi ezigbo nmadu?, o bu ihe i choro i gwa m ugbu a?
Obughi mmasi m ikowara gi ebe mu na tosh siri mara, N'ihi na onye anoghi ebe eniri ozu n'esi na ukwu abo ya.

mana cherekwa gi na onwe gi onye ezi omume, a juru m gi?i gara e chere ruo mgbe m juru gi,i nula.
Ada mmadu, onweghi ihe mu na gi na azo, nani Chineke mara onye bu onye ezi omume

tosh bu ezigbo mmadu mana faketan bu ebe ano !
gi na owne gi o bu onye ga agbara gi aka ebe na i bu ezigbo mmadu eh??i ga anwu iyi?i ga asi na i mebehi before?wepu ati no gi na anyi tutu i chowa nke onye i ga e wepu?o no na ndo fu onwa smiley grin
Obi di m uto ka i siri nwere tosh na faketan ka umu nne gi, onweghi ihe m na claim. Otu na ihe m bu n'uche mgbe m bidoro thread a bu maka mekolita umunne, let's us spread love.
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 5:11pm On Oct 19, 2007
eyaaaaaaaaa nwanne oma iwe abiakwala gi inula cool
o weghi ihe mega nu,i nula.anyi bu otu.
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 5:30pm On Oct 19, 2007
Adighi ekpuchi afo ime aka
You can't cover pregnancy with hands  grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 7:26am On Oct 22, 2007
Ndi Igbo hold that

A hapụrụ ndị arụ obodo, ọ ghọọ obodo ndị arụ
A nation abandoned to evil men becomes an evil nation

Ofu onye nie onwe ya, aka ya apụtaghị, ụkwụ ya apụta
If a person buries himself, either his hand or leg must show above the ground

Onye gbara ụmụnna ya mgba, isi na ebu ya aja aja
He who wrestles with his kinsfolk will have his head covered with sand

Onye kwụlụ so ya, ijiji atagbụe ya
If a person stands alone, flies will devour him

daalụ nụ
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 4:44pm On Oct 23, 2007
ara kwu oto n'akpasu umu nwoke iwe.
cant translate it.someone help me sha.lol
Re: Igbos come show your proverbs skills by alexmakaay(m): 5:14pm On Oct 23, 2007
NDI IGBO SI NA "AKWURU OTO IKE ABURU OTU MANA ETUKWURU ANA IKE EKEWAA"

MEANING---WHEN WE STAND UP, OUR BUTTOCK SEEMS TO BE SINGLE BUT WHEN WE SQUAT, IT DIVIDES.

IN EXPLANATION, SOME DO ACT UNDER THE TUTTLEGE OF PEOPLE OR GANG, BUT THEY CAN'T ACT ALONE. I.E NOT MAN ALONE.
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 7:32am On Oct 24, 2007
ifyalways:

ara kwu oto n'akpasu umu nwoke iwe.
can't translate it.someone help me sha.lol

I don't believe you when you say you can't translate that  grin

Ndi be anyi si,

Onye zakoo, ya kpoo
Whoever that sweeps should also dispose the refuse

1 Like

Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 12:55pm On Oct 24, 2007
echelon:

I don't believe you when you say you can't translate that  grin

Always give people the benefit of doubt  wink

ara kwu oto n'akpasu umu nwoke iwe.
can't translate it.someone help me sha.lol

The simple translation is that a standing (firm) set of boobs always get on the very bad side of guys wink
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 4:32pm On Oct 24, 2007
youngies:

Always give people the benefit of doubt wink

The simple translation is that a standing (firm) set of boobs always get on the very bad side of guys wink
eyaaaaaaaaaaa dalu soo.hmmmmmmmn echelon,ok kwa.
kedu maka nka:
onye jii igwu ka ewu na eso.
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 4:47pm On Oct 24, 2007
ifyalways:

onye jii igwu ka ewu na eso.

He that has the palm fronds is he that the goat follows

giving you the benefit of doubt grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by robby1(m): 9:02pm On Oct 24, 2007
okırı kırı ka ana agba ukwu ose. anaghı arı ya elu.
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 12:39pm On Oct 25, 2007
nwando:



echelon,ekene kwa m.
a no m na kirikiri.
cry cry cry cry

Ugbu a ka m ghotara!

Nwee ndidi na emecha ihe di oku ga aju oyi
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 2:04pm On Oct 25, 2007
e zuo ka aha eri udele a totue ngiga.hmmn i tughari ihe a ekweghim oooooo mana a mam ihe o putara sha.somebody nyere m aka.lol
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 11:56am On Oct 27, 2007
ifyalways:

e zuo ka aha eri udele a totue ngiga.

it means: When the vulture eaters have assembled, they will bring down the "ngiga" Ngiga is a kind of small metal basket used in the kitchen for storing ingredients and smoked fish

ifyalways:

hmmn i tughari ihe a ekweghim oooooo mana a mam ihe o putara sha.somebody nyere m aka.lol

Take more benefit of doubt but do not abuse it!  cheesy
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 5:06pm On Oct 27, 2007
echelon gini mere na i tughari di ngiga? e chere m na i maghi na o dighi easy?nkwa dalu maka nke i tughariri mana o dighi complete now.i ka agbali tugharia ngiga.

agbusi gba otule,o muru ako meaning, once bitten twice shy
awo anaghi agba oso ehihie na efu, no smoke without fire.
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 12:18pm On Oct 29, 2007
Ngiga = Metal basket

Evidently the English do not have a single word for that because they do not store their fish over the fireplace in the kitchen grin
whatever you want to hear?
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 12:47pm On Oct 29, 2007
Ify,

I think echelon is correct in his translation of "ngiga".

My only addition is that it is not always the best thing for another to continue to transtale proverbs for the other, because, ndi Igbo si na onye aturu ilu ma kowara ya, mara na ego ejiri luta nne ya nara n'iyi.

Anybody that is fond of waiting for the explanation of a proverbs said to him/her, might as well know that the bride price of his/her mother is a waste. lipsrsealed lipsrsealed
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 1:25pm On Oct 29, 2007
@ youngies, biko a dighi m fond of i choo onye ga atughariri ilu.before a na m anu na onye ajuju anaghi efu uzo mana o dika ugbu a zi onye ajuju efuwele uzo.

@echelon, i gbaliela.a hu dimkpa ahu ogologo imi ya.a hula m ogologo imi gi.dalukwanu.




umu igbo,nke onye na eme ya jisie ike.
ya diri onye elu nma diri onye ala nma.
ugboguru miria m miria nwunye di m.
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 4:55pm On Oct 29, 2007
I heard this one today

Anaghi eke onye nyuru aro n'ulo mposi okpo 
You don't knock someone on the head when he farts in the toilet
Re: Igbos come show your proverbs skills by otele(m): 11:02pm On Oct 29, 2007
otele n'ekwu uka cheesy
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 2:20pm On Oct 30, 2007
otele:

otele n'ekwu uka cheesy
amu a na egere.hahahahahahahahaaa.nwanna otele gini ka ilu gi a ka o bu akpalaokwu putarae nyerele m gi aka complete ya mana i ga akowa ya sha.




anaghi agwa ochi nti na agha esula:a deaf man does not need to be told that its war time
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 6:42pm On Oct 31, 2007
Cute-ass, kedu ebe i no?

this thread is missing you!

wink
Re: Igbos come show your proverbs skills by toshmann(m): 6:49pm On Oct 31, 2007
otele o biala na threadia?
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 12:08pm On Nov 01, 2007
toshmann:

otele o biala na threadia?
Otelaa ooo.

@topic

Onye ọ bụla ji ọfọ mana ọfọ ma onye ji ya
Everyone claims commitment to ọfọ (Truth and Justice) but ọfọ knows who is committed to it

Oji ọfọ ga ana
Whosever is committed to ọfọ will be free

Otu onye anaghị akarị oha
One individual cannot be greater than everyone

Otu onye anaghị abụ nna oha
One individual cannot be the father of all

Otu onye siere ọha, ọha ga-ericha mana ọha siere otu onye, onye ahu agaghị erichanwu
If an individual cooks for a group of people, they can finish the food but if they cook for the individual, he cannot finish the food

Mmadu anaghị akarị chi ya
You cannot be greater than your personal God

Ọjị anaghị asụ asụsụ ọzọ ma ọ bụghị Igbo
The kolanut does speak any other language but IgboThis is used to say that it is difficult to explain these sayings in other languages
Re: Igbos come show your proverbs skills by fesse(f): 4:56pm On Nov 01, 2007
asi na ochu nwa okuko nwe ada nwa okuko nwe nywe nywe oso
the person that is pursuing fowl is to fall why the fowl get to run small small
Re: Igbos come show your proverbs skills by otele(m): 2:09am On Nov 02, 2007
ana eji ahuhu anya isi?

you dont boast of hardship
Re: Igbos come show your proverbs skills by fesse(f): 11:15am On Nov 02, 2007
Ndi Igbo si na;

A na esi na usi ahu(mess) ama uto nsi.

pls ifyalways help me to translate.
Re: Igbos come show your proverbs skills by fesse(f): 11:22am On Nov 02, 2007
E tuo dike na nke omere, omee kwa ozu.
If you appreciates a person for his good perfomance, he performs another one.
Re: Igbos come show your proverbs skills by fesse(f): 11:26am On Nov 02, 2007
Atugbo dike n`ogu, esi n`ama nna ya bufe ya.
if a warrior is won/killed by evidence, his corps is carried across his family.
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 2:51pm On Nov 02, 2007
fesse:

Ndi Igbo si na;

A na esi na usi ahu(mess) ama uto nsi.

please ifyalways help me to translate.
ngwa kwa let me try.the taste of the pudding is in the eating, mba a dara m ya.em em ok nwanna ihe ekweghi moooooooooo.echekala m uburu yet no way.maa laa biahachi i nula.

(1) (2) (3) ... (22) (23) (24) (25) (26) (27) (28) ... (101) (Reply)

African Weddings From All Over! / Keggites Members : Introduce Yourself & Ilya / Yoruba Idioms: Owe Yoruba, Itunmo Re Ati Lilo Re

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 38
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.