Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,173,158 members, 7,887,371 topics. Date: Friday, 12 July 2024 at 07:43 AM

Igbos come show your proverbs skills - Culture (87) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbos come show your proverbs skills (282166 Views)

Nigeria Pidgin Proverbs & Their Meanings / Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) / Yorubás come show your proverbs skills (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (84) (85) (86) (87) (88) (89) (90) ... (101) (Reply) (Go Down)

Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 6:55pm On Aug 11, 2010
Na wa oo undecided

Ndi Igbo
Obu na nwa mgbeke amaghi akpu isi, ka obu na aguba adighi nko?
Re: Igbos come show your proverbs skills by AndreUweh(m): 10:16pm On Aug 11, 2010
Nwanyi otele ukwu (ukwu ukwu) ga ama ihe omere onwe ya mgbe oso suru. A woman with a big backside will know the harm she has caused her self when there is an emergency.
Re: Igbos come show your proverbs skills by preselect(m): 3:52am On Aug 12, 2010
Aka Aja Aja na ebute onu mmanu mmanu

dirty hands( from farming) brings oily mouth (from feeding) . If you work you feed.
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 1:50pm On Aug 13, 2010
Ara kwu oto na-akpasu nwoke iwe, otu gbara aji na-eme amu yom yom!
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 1:50pm On Aug 16, 2010
agabaI23:

Ara kwu oto na-akpasu nwoke iwe, otu gbara aji na-eme amu yom yom!

Toshi or tobi biko help us translate this ilu shocked
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 1:55pm On Aug 17, 2010
Oya toshi over to you. Bia tugharia ilu ahu n'asusu bekee
Re: Igbos come show your proverbs skills by juicygirl: 4:14pm On Aug 18, 2010
Agadi nwaanyi daa ada ugboro abuo, a guo ihe o bu n'ukpa onu.
Re: Igbos come show your proverbs skills by odumchi: 4:46am On Aug 19, 2010
A personal favorite- "ute avuravu ka nke noh na ovia"

I am using Abia state dialect. cool
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 4:56pm On Aug 19, 2010
odumchi:

A personal favorite- "ute avuravu ka nke noh na ovia"

I am using Abia state dialect. cool

What part of Abia State dialect is this?

Help translate please
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 4:59pm On Aug 19, 2010
agabaI23:

Oya toshi over to you. Bia tugharia ilu ahu n'asusu bekee

Anybody can assist in the translation.

juicygirl ngwa wa nu oke gi?
Re: Igbos come show your proverbs skills by preselect(m): 5:13pm On Aug 19, 2010
agabaI23:

Ara kwu oto na-akpasu nwoke iwe, otu gbara aji na-eme amu yom yom!

ebelebe igba grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by AndreUweh(m): 5:27pm On Aug 19, 2010
Ana gi agwa onye tara odudu na ya nuo mmiri, o bu ngbe ogbakuru ya. You do not warn someone who ate beans to drink water until when it chokes the person.
Re: Igbos come show your proverbs skills by odumchi: 5:39pm On Aug 19, 2010
youngies:

What part of Abia State dialect is this?

Help translate please

It means a bed seen is better than one in the bush.
It is Arochukwu dialect .
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 1:31am On Aug 22, 2010
Anu gba ajo oso agba nyere ya ajo egbe
Re: Igbos come show your proverbs skills by AndreUweh(m): 6:18pm On Aug 22, 2010
Ihe na ato uto na obi, wu ihe na egbu ngbu na obi. What makes people laugh is what hurts someone else. E.g Usama bin Laden is a goat. To a lot of people it will be fun, but to Usama it will hurt him.
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 9:48pm On Aug 22, 2010
Uta gbara amu, gbara otu o na-ara
Re: Igbos come show your proverbs skills by ijele(m): 11:01am On Aug 23, 2010
agabaI23:

Uta gbara amu, gbara otu o na-ara
Hmm, Nwokem we re kwa nwayo; 'Maka na o kwa udele kara aka na amapu ozu afo!
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 11:43am On Aug 23, 2010
ijele:

Hmm, Nwokem we re kwa nwayo; 'Maka na o kwa udele kara aka na amapu ozu afo!

Ijele biko gwakwa Agaba oo, maka na o kwa isi kara aka na ebu ogidi! cool
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 1:20pm On Aug 23, 2010
ijele:

Hmm, Nwokem we re kwa nwayo; 'Maka na o kwa udele kara aka na amapu ozu afo!
A like-i-rim aha gi. kiss
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 2:06pm On Aug 23, 2010
ijele:

Hmm, Nwokem we re kwa nwayo; 'Maka na o kwa udele kara aka na amapu ozu afo!

E nna a matara m nke oma na o bu ukpana isi kara aka na-aga ahia ngere na-azu. Di ochi adighi ekwucha ihe ohuru n'elu nkwu. Okorobia jere ogu lata ka a na-agbo dike. Onodu di otua mere umunwanyi ji ezo ma mmanwu ijele nodu niro. Okoro erughi eru wara ogodo, ikuku bia oburu ya n'ogodo ya.

Ijele mechia nti, onye sidiri gi zara ijele? O buru na i bu ijele na-eziokwu, I gaara ejiri anya hu onye bu agaba ma wetuo ilu gi ahu!
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 9:23am On Aug 24, 2010
haha.
Agaba o gini butere epistle nke a?lol
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 11:46am On Aug 24, 2010
^^^ Agaba acha-ala anya!!!
Onye ńghuru ihe grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 1:29pm On Aug 24, 2010
O dikwa egwu Youngies.
A maghim ihe wu iwe Agaba o jiri dee edemede page iri nye Ijele.Edemede ya ahu jupitere na ilu,akpalaokwu,udaume etc.lol
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 2:17pm On Aug 24, 2010
youngies:

^^^ Agaba acha-ala anya!!!
Onye ńghuru ihe grin

Okwa ngi kuziri m inuru ihe? Okwa nani onye nnuri ihe na-amata onye otu ya grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 2:39pm On Aug 24, 2010
ifyalways:

O dikwa egwu Youngies.
A maghim ihe wu iwe Agaba o jiri dee edemede page iri nye Ijele.Edemede ya ahu jupitere na ilu,akpalaokwu,udaume etc.lol

O otu ona adi onye ńghuru ihe ma isi ya ju cool
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 2:41pm On Aug 24, 2010
agabaI23:

Okwa ngi kuziri m inuru ihe? Okwa nani onye nnuri ihe na-amata onye otu ya grin

Tufiakwa!!!

Okwa gi na Toshmann ma ihe unu ńghu ga tongue
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 2:52pm On Aug 24, 2010
youngies:

Tufiakwa!!!

Okwa gi na Toshmann ma ihe unu ńghu ga tongue
Akuko n'egwu! Gi bu onye ama, kedu ebe I no hu onye ori?

Nwata m na ya na-achi muo tughariri si m na ukwu di m ka nke ndi muo grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by preselect(m): 6:09pm On Aug 24, 2010
Ije di mma, agaa ya nga n'abo.
If a trip is good, it is gone twice.
I.e, if something tried bears good fruit, it's worth doing again.

Ndi Igbo anyi, bikonu naputa threadia ebe anyi na atu ilulu dika nnanna anyi ha Siri tuo, naputanu threadia n'aka ndi omekome dika youngies, toshman, agaba na ndi ozo. Ha enweghi nso omenala ndi Igbo. Ha ji threadia mere ihe ochi iberibe, na atu ilulu apari a na amaghi ebe ha si mutaya.
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 6:28pm On Aug 24, 2010
lekwa onye omekome ibe m a.

Okwa o na-abu nwanza rijuo afo O chere chi ya aka mgba.
Dafur, I ma na oke soro ngwere maa mmiri okocha ngwere O gaghi ako oke.

Jekwa gbupu aso tupu dibia ajuo gi ase ihe eji akpu aru. Nwata kwuhie onu, osi na ya agwa okenye okwu.
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 10:41am On Aug 25, 2010
Darfur m jide gi,m ga eme gi many many badddddd things.
Agaba na Youngies,ndi anwuru.
Re: Igbos come show your proverbs skills by throttler(f): 11:18am On Aug 25, 2010
umunne m nde'ewo nu ooooooooooo!

ifyyyyyyyy wink smiley, youngiesyyyyyy grin cheesy, agaba, andre, rubi, ekelem unu.

PS. allow me write english small, i am beginning to lose touch. so had to get back to keep polishing my igbo.

good to see this thread is still alive and bubbling. was worried i wouldnt be able to trace it.

@topic

onye ona adi nma iri anu moto kugburu, anaghi ekwe ka anu ya puo na okporo uzo

translation: he who loves to eat meat that has been "jammed" grin by moto, doesnt like his animal to cross the road. cheesy cheesy cheesy
Re: Igbos come show your proverbs skills by toshmann(m): 10:30pm On Aug 25, 2010
ifyalways:

Darfur m jide gi,m ga eme gi many many badddddd things.
Agaba na Youngies,ndi anwuru.

ify, ima na darfur ashigi ike at all. for the sake of kindness, ka m were his punishment . .

nye m invitation kam bia n'ulo gi n'abali ka i meeem many many many many baaaaad things na bedroom gi grin
as onye obi ebere achoro m i were darfur's punishment cool

(1) (2) (3) ... (84) (85) (86) (87) (88) (89) (90) ... (101) (Reply)

African Weddings From All Over! / Keggites Members : Introduce Yourself & Ilya / Yoruba Idioms: Owe Yoruba, Itunmo Re Ati Lilo Re

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 27
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.