Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,168,853 members, 7,872,847 topics. Date: Wednesday, 26 June 2024 at 11:54 PM

Igbos come show your proverbs skills - Culture (89) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbos come show your proverbs skills (281054 Views)

Nigeria Pidgin Proverbs & Their Meanings / Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) / Yorubás come show your proverbs skills (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (86) (87) (88) (89) (90) (91) (92) ... (101) (Reply) (Go Down)

Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 2:53pm On Aug 31, 2010
agabaI23:

Okorobia amu mkpumkpu anaghi asa aru mgbe ibe ya na-asa lipsrsealed
Chineke my god!
Agaba aga awanyeri gi ji n'oku? grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 2:55pm On Aug 31, 2010
Kashif:

Hmmmmm, Ify, I hula na adighi ekpuchi afo ime aka. grin

Kashif anya m jiri hu gi akpokwala! cool

Di anyi ome agha?
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 2:57pm On Aug 31, 2010
throttler:


afo di egwu cheesy

@topic
Mmadu anaghi enwe igba, ma na akwa aka n'afo
Re: Igbos come show your proverbs skills by throttler(f): 2:58pm On Aug 31, 2010
utu/amu amaghi iwe

the penis doesnt get annoyed

i.e no matter d female, the penis must be erect

grin grin grin grin grin grin grin grin grin grin grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by throttler(f): 2:59pm On Aug 31, 2010
nairaland take ur time o angry, i said pe.nis not manliness
Re: Igbos come show your proverbs skills by Kashif(m): 3:21pm On Aug 31, 2010
youngies:

Kashif anya m jiri hu gi akpokwala! cool

Di anyi ome agha?

Nwanne m o! O na-abu ahu ihe ka ubi, ere oba. wink

A ma m na isi akwa ka di ebe e zochiri ya? Anyway, onweghi ihe mgbawa mere ike, obu so mma ka o choro ya grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 3:22pm On Aug 31, 2010
throttler:

utu/amu amaghi iwe

the p.enis doesnt get annoyed

i.e no matter d female, the p.enis must be erect

grin grin grin grin grin grin grin grin grin grin grin

Nne this is not entirely true and you know it.
Give us ilu bu FACTS biko  cool
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 3:28pm On Aug 31, 2010
Kashif:

Nwanne m o! O na-abu ahu ihe ka ubi, ere oba. wink

A ma m na isi akwa ka di ebe e zochiri ya? Anyway, onweghi ihe mgbawa mere ike, obu so mma ka o choro ya grin

Otua ka odi!
Re: Igbos come show your proverbs skills by throttler(f): 3:45pm On Aug 31, 2010
nna how would i know, i dont have one, so i dont know if the saying is true. dont say u never heard that before. angry
maybe the saying should be modified to, no matter the occassion, it would be erect for females of its kind. undecided
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 5:25pm On Aug 31, 2010
tongue
youngies:

Chineke my god!
Agaba aga awanyeri gi ji n'oku? grin
nna iwanyecha, iweta mmanu na ose eji eri ya
Re: Igbos come show your proverbs skills by preselect(m): 9:42pm On Aug 31, 2010
agabalistic missile cheesy

i watched a movie named agaba . . by nkem owoh grin . . . . agaba mkpum cheesy . . . i na achu pieces grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 11:30pm On Aug 31, 2010
Dafur nwoke ukwu achukara m gi?

I jere lee baby industry grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 12:00pm On Sep 01, 2010
Ndi Igbo sad

https://www.nairaland.com/nigeria/topic-505977.928.html

Unu lekwa nwanne anyi nwanyi,ebe o tere onwe ya pooti na ihu.
O nwere onye Mbaise no ebe a?,lenu foto ya,onye nuru ya gwa ibe ya.Ndi nwere mmadu na USA beware,make your brother no go carry dis one come as wife.Heard shes on world tour with D STOLEN MONEY . . .onye o bula beware.
Youngies,Echelon,Agaba,unu nakwa acho okuko igbo . . beware of NNEKA ANYAWU!!!
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 12:01pm On Sep 01, 2010
@Throttler,nwanne m nwanyi kedu ije? kiss
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 3:34pm On Sep 01, 2010
@Ify agaram n' thread ahu agbagwo jurum anya

Gini tinyere ya n'udi omume di out ahu. People are very fake in this forum
Well all is fun sha!!!!!!!!

Mkpuru nmadu kuru ka o ga ahoro
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 9:54am On Sep 02, 2010
Rubi,nwata nwanyi ahu amaghi ihe o mere onwe ya.
Ihe ojoo o mere a bughi na oriri eho nwa amadi ahu mana aru o mere bu iri ego mmadu kwere ike.O buru na o kowara nwa amadi ahu na o riri ego ya,rio ya nke oma . . . e for no be case.
Agwa o kpara bu agwa onye oshi azuru azu.O jirila maka 14k mejuo onwe ya ihu.
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 2:35am On Sep 03, 2010
Ify make we hear word.
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 9:17am On Sep 03, 2010
Agaba please,leave me alone.Is your name NNEKA ANYANWU or u are her rep?
Carry your face go another side if u no like wetin i write.
where were u when she was slandering THE SEEKER for 150dols?where were u when she was creating threads up and down abt how she has lost faith in ALL NIGERIANS cos we all are scammers?
Abeg carry ur pity train waka.
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 11:31am On Sep 03, 2010
Oh story

Make I hear word. Where was I? You of all people know that I knew about theseeker when it was all over. True or False.
Re: Igbos come show your proverbs skills by throttler(f): 12:50pm On Sep 03, 2010
nwatakiri nke ahu jo'gbuokwe onwe ya na'njo cheesy, lekwe ka ihu di ya ka nde agboro otiriya boxing. cheesy, mana nwatakiri ahu ejigi onu oma rie ego ahu. omere

nwoke ahu under-estimate.

she could simply have just asked for time to pay back the money, nobody kills a debtor. maybe she was hardup and used the pepe, but she took the wrong turn in the issue. the man has gone to a FAR extent in spoiling any image she has, and even when the dust is all settled, it will still haunt her, she shouldnt have let it get that FAR. maybe with age , she will realise she didnt handle the outcome properly. i know she is our person, but lets call a spade its name and not an agricultural equipment. she did wrong, handled it wrong and is still handling it wrong. full stop.
Re: Igbos come show your proverbs skills by preselect(m): 1:09pm On Sep 03, 2010
Agabalistic oleekwanu nke gi na Ify ji aba mba? And onye wukwanu platinum ahu? Mana Ify, agam asi gi jiri nwayo wepu aka na okwu ahu. Anyi ma na onwere Ike wuru na nwata nwanyi ahu mere aru, ma chetakwa na nairaland accusation awughi incontrovertible evidence for a legal issue of such magnitude( chei, anakwanu m asu bekee o)

ejila ihe igutara na forum eme convincing argument of fact. (oyibo)

by the way, Ify m o, akwanwa. Enenebe ejeghi olu. Asampete, Ada bekee. Kedu?
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 1:38pm On Sep 03, 2010
Gbachi Ify nkiti ka O na-ekwugheri.
Re: Igbos come show your proverbs skills by preselect(m): 2:58pm On Sep 03, 2010
Kashif:

Nwanne m o! O na-abu ahu ihe ka ubi, ere oba. wink

A ma m na isi akwa ka di ebe e zochiri ya? Anyway, onweghi ihe mgbawa mere ike, obu so mma ka o choro ya grin
grin chei, lekwanu ilulu o.
First toshman then youngies now kashif. Udi ilulu unu na atu ngaaa ee, hmm odikwa egwu oo
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 5:04pm On Sep 03, 2010
@Agaba

Onaghi adi nma okenye huchasia uzo, osi ka amuta oku.

Wepu aka enwe n'ofe!

Nneka emela onwe ya akaje. . . ihe onye metara onwere isi ya buru

@dafur
Nkiti adighi nma onino
A kpokosizina mu na Tosh na otu ahiri
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 6:00pm On Sep 03, 2010
throttler:

nwatakiri nke ahu jo'gbuokwe onwe ya na'njo cheesy, lekwe ka ihu di ya ka nde agboro otiriya boxing. cheesy, mana nwatakiri ahu ejigi onu oma rie ego ahu. omere

nwoke ahu under-estimate.

she could simply have just asked for time to pay back the money, nobody kills a debtor. maybe she was hardup and used the pepe, but she took the wrong turn in the issue. the man has gone to a FAR extent in spoiling any image she has, and even when the dust is all settled, it will still haunt her, she shouldnt have let it get that FAR. maybe with age , she will realise she didnt handle the outcome properly. i know she is our person, but lets call a spade its name and not an agricultural equipment. she did wrong, handled it wrong and is still handling it wrong. full stop.
rofl.
A hubeghim onye joro udi njo ahu.O joro njo eji apu court. cheesy
@Darfur,owum ka i na asuru bekee?
Biko,get me right,a naghim act-i ka witness or lawyer to inspired ma o bu nneka,im only condemning the evil she did which is iri ego mmadu ma kwere ike. cool
youngies:

@Agaba

Onaghi adi nma okenye huchasia uzo, osi ka amuta oku.

Wepu aka enwe n'ofe!

Nneka emela onwe ya akaje. . . ihe onye metara onwere isi ya buru

@dafur
Nkiti adighi nma onino
A kpokosizina mu na Tosh na otu ahiri

C
chukwu gozie gi.
agabaI23:

Oh story

Make I hear word. Where was I? You of all people know that I knew about theseeker when it was all over. True or False.
Me too.
I heard abt the Saga when its almost over but then. . .her posts abt her stand in scamming is all over the forumn.she was foaming in her mouth screaming how scammers shld be killed and how she wud personally bring them all to book.
i dont get u,what are u saying we shld do cos we all are sinners?turn a blind eye,give nneka a pat at the back or call a spade a spade?
Everyone is invited to do same to me and worse anyday im found guilty or alleged of scamming and i don't come to atleast defend myself.
This is my last word on this issue!
Re: Igbos come show your proverbs skills by throttler(f): 9:35pm On Sep 03, 2010
@ ify

gbam!!! cool
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 11:17pm On Sep 03, 2010
youngies:

@Agaba

Onaghi adi nma okenye huchasia uzo, osi ka amuta oku.

Wepu aka enwe n'ofe!

Nneka emela onwe ya akaje. . . ihe onye metara onwere isi ya buru


Osokwa nneka tee onwe ya ntu ma o bu tee onwe ya poti, ogbasaghi m. Ihe gbasara m nso nso ebube ndi mmadu na-eme.
Akatoro ihe nneka mere di n'udi n'udi
Re: Igbos come show your proverbs skills by dshalom: 4:29pm On Sep 04, 2010
youngies:

@Agaba

Onaghi adi nma okenye huchasia uzo, osi ka amuta oku.

Biko gwa ndi okenye aruru ala.

Igbo si kwa na ATUORO OMARA, OMARA; AT

UORO OFEKE, OFENYE ISI N'OHIA

Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 5:52pm On Sep 04, 2010
Ukpana oku na-ere siri na ya na-emeputa mmanu

d-shalom

Ishi nini? Adighikwanu eji ihe a na-agba na nti agba n'anya. Ogologo abughikwa na nwa m etoola.
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 10:54am On Sep 06, 2010
@Agaba

Nwunye anyi, nwunye anyi . . . mgbe ndeli biara amara onye bu di ya undecided
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 12:48pm On Sep 06, 2010
youngies:

@Agaba

Nwunye anyi, nwunye anyi . . . mgbe ndeli biara amara onye bu di ya undecided
Ee nna ihe di mma nwere ndi agbatobi.
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 10:40am On Sep 10, 2010
Agaba biko onwere onye Igbo i mara na aku isi n'ala?

Achoga m ebe m ga aghu fura d' nunu

Ify anyone? cheesy

(1) (2) (3) ... (86) (87) (88) (89) (90) (91) (92) ... (101) (Reply)

African Weddings From All Over! / Keggites Members : Introduce Yourself & Ilya / Yoruba Idioms: Owe Yoruba, Itunmo Re Ati Lilo Re

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 32
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.