Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,168,814 members, 7,872,719 topics. Date: Wednesday, 26 June 2024 at 08:38 PM

Igbos come show your proverbs skills - Culture (91) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbos come show your proverbs skills (281021 Views)

Nigeria Pidgin Proverbs & Their Meanings / Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) / Yorubás come show your proverbs skills (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (88) (89) (90) (91) (92) (93) (94) ... (101) (Reply) (Go Down)

Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 10:29am On Sep 13, 2010
agabaI23:

Ee nwoke oma a ma m na otu na-elu gi ilu. Narakwa m ekelekwa wink
Ihe kere mmadu mara na otu ga-ese okwu, o kecha ya kpuchie ya aji.

Onye ojoo! shocked

Obughi nani ashewo mara na ikpu bu ego
The prost.itute isn't the only one that recognises the economic value of the p.u$$y
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 11:29am On Sep 13, 2010
youngies:

Onye ojoo!  shocked

Obughi nani ashewo mara na ikpu bu ego
The prost.itute isn't the only one that recognises the economic value of the p.u$$y
Onye oma!!!! undecided
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 11:33am On Sep 13, 2010
slap1:

Umunne m, ilu ndi a m turu aputaghi na abu m onye ojoo. Ihe ndi a bu okwu ndi nna anyi ha, obughi m kere ha. Nke ikpeazu ahu bu n'onu Chinua Achebe ka m nuru ya. Abughi m onye na ekwu okwu rere ure site na mgbe amuru m ruo taa. Ekelee m unu!
Nwoke m I ji ujo eri abacha? Ilu niile ndi a m na-atu na-ese okwu bu m keputara ha. Onye O na-ewute, ya jee maa isi n'aja.
Re: Igbos come show your proverbs skills by slap1(m): 1:05pm On Sep 13, 2010
agabaI23:

Nwoke m I ji ujo eri abacha? Ilu niile ndi a m na-atu na-ese okwu bu m keputara ha. Onye O na-ewute, ya jee maa isi n'aja.
N'ebe kwanu? Kama o na adi nma atacha ùkwá ajaa ézé,
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 1:34pm On Sep 13, 2010
slap1:

N'ebe kwanu? Kama o na adi nma atacha ùkwá ajaa ézé,
Eri agoo undecided
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 2:55pm On Sep 13, 2010
@Chineye,cat . . nwa Ologbo
Ilu ndia unu na atu ebe a na atukwa ujo.Youngies,slap na Agaba. angry
Re: Igbos come show your proverbs skills by slap1(m): 3:26pm On Sep 13, 2010
Mmiri mara amu, umuaka akpo ya ntanta(meat).
Re: Igbos come show your proverbs skills by AndreUweh(m): 11:13pm On Sep 13, 2010
Aku fechaa odara awo. The termite will still fall for the toad.
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 1:03am On Sep 14, 2010
Ezuo ka aha eri udele, atotuo ngiga.

Aka kpara ezekudele, ezekudele ekwuo onye chiri ya ozo
Re: Igbos come show your proverbs skills by slap1(m): 7:02am On Sep 14, 2010
Arusi nyekaria nsogbu, agwa ya osisi e ji pia ya.
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 8:24am On Sep 14, 2010
Ukwu na-aga warawara marakwa n'anya na-acha zam zam na-elekwa ya.
Ihe onye na-aza ka eji mara ya
Ututu oma nu!
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 2:53pm On Sep 14, 2010
slap1:

Arusi nyekaria nsogbu, agwa ya osisi e ji pia ya.
CLASSIC!  smiley

Okenye siri na ya amaghi egwu ala, di aruru ala  undecided
An elder that denies not knowing how to dig a hole is mischievous
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 2:56pm On Sep 14, 2010
ifyalways:

@Chineye,cat . . nwa Ologbo
Ilu ndia unu na atu ebe a na atukwa ujo.Youngies,slap na Agaba. angry
Ify buko esoghikwa m Agaba na slap la n'iyi tongue
Re: Igbos come show your proverbs skills by throttler(f): 4:37pm On Sep 14, 2010
^^^^yougiesyyyy, obu gi bu class capitin no ne'ebe a. cheesy

ifyyyy nda aga imere?
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 4:56pm On Sep 14, 2010
throttler:

^^^^yougiesyyyy, obu gi bu class capitin no ne'ebe a. cheesy

ifyyyy nda aga imere?
Ada Mazi kiss nma nma.
@Youngies,ihe i na ako bu akuko.Unu nile bu ndi otu a
Re: Igbos come show your proverbs skills by otele(m): 5:29am On Sep 15, 2010
Ewoooo, lekwanu ilulu o grin

odikwa serious o
Re: Igbos come show your proverbs skills by Onlytruth(m): 6:59am On Sep 15, 2010
Onye ara si na ya enweghi okwu maka onye a ji mma kwuru ya n'azu ruo mgbe o choro isi ya acho.

The mad man said that he has nothing to say to the man standing behind him with a machete until he looks for his head.
Re: Igbos come show your proverbs skills by slap1(m): 7:23am On Sep 15, 2010
Lol, onye ara wu onye ara!
Re: Igbos come show your proverbs skills by slap1(m): 7:41am On Sep 15, 2010
youngies:

Ify buko esoghikwa m Agaba na slap la n'iyi tongue
Amaghi kwa m ihe I n'ekwu. Ify kedu nke bu nke gi? Obu na imaghi na óké imechi ónú n'ebute ónú ishi?
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 11:03am On Sep 15, 2010
slap1:

Amaghi kwa m ihe I n'ekwu. Ify kedu nke bu nke gi? Obu na imaghi na óké imechi ónú n'ebute ónú ishi?
lol
youngies:

Ify buko esoghikwa m Agaba na slap la n'iyi tongue
Biko kwa Youngies,aha Agaba na eso okwu angry
Imakwa na Agaba gaa act-ia somewhere na NL,ndi ifo asi na owu Ify mere aru angry
Edekona aha mu na Agaba na otu ahiri ozo cheesy
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 12:12pm On Sep 15, 2010
otele:

Ewoooo, lekwanu ilulu o grin

odikwa serious o
Otele mgbeke. Otele na-anyu aro.

Ikwikwi(Otele) nyuru aro si umu nna ya kwere ya egwu, ha si ya tufiakwa, na anaghi ekwere ihe ojoo egwu
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 2:55pm On Sep 15, 2010
Mbe si na olu oha dimma mana oriri oha na-ara ahu
Tortoise said that many hand s at work is enjoyable but many mouth to feed can be embarrassing
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 4:48pm On Sep 15, 2010
Rubi,anya gi.
Nwata gbere egbere bia taa okenye aru,okenye egbere egbere ga tagwara ya.
when a child crawls to come bite an adult,the adult wud crawl and go bite back
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 5:40pm On Sep 15, 2010
ifyalways:

Rubi,anya gi.
Nwata gbere egbere bia taa okenye aru,okenye egbere egbere ga tagwara ya.
when a child crawls to come bite an adult,the adult wud crawl and go bite back

Ano m ya kiss kiss

E chem n'uzo ozo esi ede/ekwu ya bu
Ma madu asoghi nsi taa m n'ike agaghim aso ntutu taa ya n'isi
Re: Igbos come show your proverbs skills by slap1(m): 9:40am On Sep 16, 2010
Onye gburu dibia na agworo ya ogwu, ndi n'aku ya nshì agwula? Ututu oma nu, Igbo zuru uwa nile!
Re: Igbos come show your proverbs skills by sassyril(f): 2:59pm On Sep 16, 2010
r we deviating??
e mee ngwa ngwa emeghari odachi e , a stitch in time saves nine
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 3:17pm On Sep 16, 2010
^ I bu onye? kedu ndi bu we?
Re: Igbos come show your proverbs skills by slap1(m): 6:45pm On Sep 16, 2010
^Onye obula na édé Igbo kwesiri ibu nwanne anyi, kama aghotakwaghi m nke bu "We".
Re: Igbos come show your proverbs skills by chyz(m): 12:58am On Sep 17, 2010
Uwa bu ahia. onye zuchaa, o laa
Re: Igbos come show your proverbs skills by Metalgong1(m): 1:26am On Sep 17, 2010
Otu niile bu ofu ihe, enweghi ife di iche  . .  cheesy
Marriage decision should not be made solely on beauty, but based on the overall qualities of the woman. 

Men take note!!
Re: Igbos come show your proverbs skills by Onlytruth(m): 1:28am On Sep 17, 2010
Metalgong.:

Otu niile bu ofu ihe, enweghi ife di iche  . .  cheesy
Marriage decision should not be made solely on beauty, but based on the overall qualities of the woman. 

Men take note!!

Ogene! Kee kwa mgbe ijiri ruo ebe a? grin grin grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by Metalgong1(m): 1:33am On Sep 17, 2010
Onlytruth:

Ogene! Kee kwa mgbe ijiri ruo ebe a? grin grin grin

Nwanne m anyi no ebe niile . . . smiley smiley

(1) (2) (3) ... (88) (89) (90) (91) (92) (93) (94) ... (101) (Reply)

African Weddings From All Over! / Keggites Members : Introduce Yourself & Ilya / Yoruba Idioms: Owe Yoruba, Itunmo Re Ati Lilo Re

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 28
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.