Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,169,733 members, 7,875,841 topics. Date: Saturday, 29 June 2024 at 11:00 PM

Igbos come show your proverbs skills - Culture (88) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbos come show your proverbs skills (281275 Views)

Nigeria Pidgin Proverbs & Their Meanings / Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) / Yorubás come show your proverbs skills (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (85) (86) (87) (88) (89) (90) (91) ... (101) (Reply) (Go Down)

Re: Igbos come show your proverbs skills by preselect(m): 3:22am On Aug 26, 2010
@ewooo, ify m, ify m biko, iwe ewela gi. emehielam. ify asa m gbaghara. owukwanu ihe ishi ike mere m ihe a. ihe koro m baaaaad. mana mgbaghara ka m na ario. asa m oo cheesy

asa were nkea kiss kiss kiss kiss kiss kiss
kedu ka i mere?

@toshmmaya angry

owughi ihe nile ka ana eji egwu ewgu.

uchu angry
Re: Igbos come show your proverbs skills by preselect(m): 3:26am On Aug 26, 2010
ify m, enwere egwu ndi nke mgbe ochie m choro ka iji nwee obi uto taa cheesy



https://www.youtube.com/watch?v=KrXaasRDoDE&feature=related

my beautiful woman
give me one more chance
beautiful woman
give me a chance



https://www.youtube.com/watch?v=K18Jo_3VKcQ

she's my choice

nwere anuri ada mmadu wink
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 9:48am On Aug 26, 2010
Throttlerrr kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss
Nwanne m nwanyi,ajugidela m ase.Ekele diri Chukwu oh.chei,obi bum so paul na peter ihu gi grin Ada mazi ka nka.kedu maka di anyi na umuaka?Arinze Chukwu.
Anyi nokwa hia,no leave or transfer.missed u lots.
toshmann:

ify, ima na darfur ashigi ike at all. for the sake of kindness, ka m were his punishment . .

nye m invitation kam bia n'ulo gi n'abali ka i meeem many many many many baaaaad things na bedroom gi grin
as onye obi ebere achoro m i were darfur's punishment cool
Otondo cheesy
Ndi nke m nyere gi before gini ka i mere?u only came to sleep and snore angry
@Darfur
Nyem obi gi
Lenu ka osi di nma
Ahuru m gi na anya
Nyenu obi gi.
Hapu ndi asiri ka ha kuruba
eeeh onye oma m
Ihe a bu ihe anyi na emere onwe anyi.
kiss
Ndi igbo gee nu nti
Enugu State Association, NJ
ENUGU DAY 2010
Days Inn, Bridgewater, NJ
Saturday August 28, 2010
For ajuju ma obu ihe ozo,jua,enugunj@yahoo.com
Re: Igbos come show your proverbs skills by throttler(f): 12:43pm On Aug 26, 2010
@ ify, --throw out your scale--- grin, just threw mine, closer!

nwannem nwanyi, anyi no nke oma, emisie le m gi nnukwu kiss kiss kiss, agra m AWOL grin.
addia m na facebook, asikaro happines

@ topic
onye ara anaghi aju ibe ya "kedu ije?".
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 12:51pm On Aug 26, 2010
pres-elect:

Ije di mma, agaa ya nga n'abo.
If a trip is good, it is gone twice.
I.e, if something tried bears good fruit, it's worth doing again.

Ndi Igbo anyi, bikonu naputa threadia ebe anyi na atu ilulu dika nnanna anyi ha Siri tuo, naputanu threadia n'aka ndi omekome dika youngies, toshman, agaba na ndi ozo. Ha enweghi nso omenala ndi Igbo. Ha ji threadia mere ihe ochi iberibe, na atu ilulu apari a na amaghi ebe ha si mutaya.

Dafur, I bu onye ekperima!

Mu nwa bu nwa-fada ka i na akpo onye omekome? I nuru paint?

Kwusi ahihiaa gi na tosh na agaba na ese  tongue
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 12:55pm On Aug 26, 2010
throttler:

umunne m nde'ewo nu ooooooooooo!

ifyyyyyyyy wink smiley, youngiesyyyyyy grin cheesy, agaba, andre, rubi, ekelem unu.

PS. allow me write english small, i am beginning to lose touch. so had to get back to keep polishing my igbo.

good to see this thread is still alive and bubbling. was worried i wouldnt be able to trace it.

@topic

onye ona adi nma iri anu moto kugburu, anaghi ekwe ka anu ya puo na okporo uzo

translation: he who loves to eat meat that has been "jammed" grin by moto, doesnt like his animal to cross the road. cheesy cheesy cheesy

@throtter,

Nno biko, anya gi? cheesy

A nuru na i banyere politics, o bu eziokwu?

Lekwa motor!
Re: Igbos come show your proverbs skills by throttler(f): 1:43pm On Aug 26, 2010
youngiesyyy, ka ibu oldies undecided, onye gwara gi na n'banyere politics? politics enwghi ego, obu youngies-NAPPING ka ego di lipsrsealed

lekwa bicycle grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by chika98: 7:29pm On Aug 26, 2010
Ify Amuola umu ejima. Onye nwe anyi gozie ha. Lekwe umu oma!
No wonder mmadu anaghi ahu ukwu gi ebea. Jehova nara ekele.
Jisike o!
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 9:00pm On Aug 26, 2010
lol@oldies.throttler o gi fit-iri ha. @chika dalu.umu ejima don tay now,ha na akwadozi ito nwa.obara anyi di hot.lolz
Re: Igbos come show your proverbs skills by throttler(f): 10:08am On Aug 27, 2010
chei, ify obu eziokwu, i loffff twins kiss kiss kiss kiss. keleremu ha! amaghim na imuru ejima, jisi'ike nne. i cant imagine mealtime grin.
Re: Igbos come show your proverbs skills by JesusloveU: 2:38pm On Aug 27, 2010
Okee soru ngwiri ma nmiri ahu kosa mgwiri oga kosa kwa okee,that mean "the proverbial rat which foolishly accompanied  the lizard on a swimming adventure without first weighing the consequences.

Awu anahu agba osu eyinye na nkitie",A frog does not run in the day time unless something is after it"
Eziokwu bu ndu"Truth is life"
Agbara aka na azo ala onye gi jii ana konye jii na alaa"a poor man has no say"

Ebe nwata ne be akwa na atuu aka nne ya ga no ebe ahu nna ga ano ya"Where a child is crying and pointing hand something must be wrong there"

Ewehie ihe anya furuu gba obaraa"Nothing is new again in this world"

ifu Nwa nnunu na agba egwuu na ohia ewere ihe na akuruu ya egwuu"When you see  a little bird dancing at the middle of the path- way you must know that its drummer is in the nearby bush'' or when you see anyone boasting you must know that he /she has some backings"
Aturuu muruu ebele gba aka nwa"A useless child is better than not having any"
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 3:12pm On Aug 27, 2010
Bia nwa inuru ara nne gi ofuma.
Re: Igbos come show your proverbs skills by JesusloveU: 4:24pm On Aug 27, 2010
Agaba123,ime na.Kedu ka idi?ama na idi ofumaa?Chineke gozie Ndi-Igbo ebe obula ha no.Eme elu me alaa Ndi-Igbo ga achiriri obodo anyi wu Nigeria.Lee oruu oma Innoson ogbuawa ne me na alaa onicha.Ndi-Igbo ga ejeriri ni hu na obodo anyi bu Nigeria.Ebe onye osoo gbaduru onye ize ge jeruru ya.Ka odi nu umunne na umunna.
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 4:57pm On Aug 27, 2010
JesusloveU:

Agaba123,ime na.Kedu ka idi?ama na idi ofumaa?Chineke gozie Ndi-Igbo ebe obula ha no.Eme elu me alaa Ndi-Igbo ga achiriri obodo anyi wu Nigeria.Lee oruu oma Innoson ogbuawa ne me na alaa onicha.Ndi-Igbo ga ejeriri ni hu na obodo anyi bu Nigeria.Ebe onye osoo gbaduru onye ize ge jeruru ya.Ka odi nu umunne na umunna.

Nwanne, odighi m ka i mara na obu agamevu ka gi na ya na ekwu okwu  tongue

Agaba nwoke ike  cheesy
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 5:06pm On Aug 27, 2010
throttler:

youngiesyyy, ka ibu oldies undecided, onye gwara gi na n'banyere politics? politics enwghi ego, obu youngies-NAPPING ka ego di lipsrsealed

lekwa bicycle grin

Nne o bu Ify gwara m ooo
O siri na i buzi women leader na PDP grin

Jehova napu ekwensu ike!!!
Ify ga ala'ata m one day undecided
Re: Igbos come show your proverbs skills by JesusloveU: 5:08pm On Aug 27, 2010
Nwanne,Youngies ama na idi ofumaa?chineke gba gi ume.ka odi.
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 6:13pm On Aug 27, 2010
Throttler shocked Ada mazi e kwukwala na obu ugbu a ka i na amata na m muru umu ejima.Na wao,umu ejima na akwadozi ito nwa.It must have been the Jos riots that made u forget cheesy
youngies:

Nne o bu Ify gwara m ooo
O siri na i buzi women leader na PDP grin

Jehova napu ekwensu ike!!!
Ify ga ala'ata m one day undecided
odeonye zi i?asiri gbaka ute tongue
@Topic,Aturu na nne ya na-aga i lutara aturu nwanyi.Ha aputa na uzo,ite mmanya ha bu na isi dara tiwaa.Aturu si na nne ya na ebe ite mmanya ha tiwara,ngwa ya bia ka ha loghachie azu na ulo ha ka aturu lubazie nne ya. shocked
Sheep and his mum were going to marry a wife for the sheep.On the way,their pot of palmwine fell of the mums head and broke.Sheep told his mum that nothing spoil,he wud still marry but this time around his own very mother.
Youngies gi na agaba ka m turu ilu a
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 8:46pm On Aug 27, 2010
Throtter na ify nke a bu eye unu?

He who forgets the language of gratitude will never be in good terms with happiness

Igbo kwenu!!!!!!!
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 2:12am On Aug 28, 2010
youngies:

Nwanne, odighi m ka i mara na obu agamevu ka gi na ya na ekwu okwu  tongue

Agaba nwoke ike  cheesy
Bia youngies ka obudi gini ka ikporo onwe gi grin
Okwa i ma na o na-abu nwa nza rijuo afo O cheere chi ya aka mgba? Anaghikwanu eji ihe a na-agba na nti agba n'anya.
Okwa odoro gi anya na onye a na-agwo ibi O naeto afo bu udene na-akpo ya oku n'ajo ohia.
Were ehihie chowa ewu ojii ma gupu aka enwe n'ofe tupu oghoo aka mmadu.
Ekwua ma nti anughi, egbubiri isi, nti esoro ya.

Youngies onye ka I na-ayo. Yoyokiri yo. Ugboro ole ka m kporo gi? grin
Kpachapu anya.

Eeeh nwanna jesusloveu, gbachikwa youngies nkiti ka o na-akogheri. I mana nwata kwughie onu O si na ya agwa okenye okwu. O lechaa ebe ndi ichee na-ekwu okwu, O bia tinye onu.

O ga-adiri gi na mma nwa m
Re: Igbos come show your proverbs skills by preselect(m): 1:18pm On Aug 28, 2010
Agaba mkpum
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 8:14pm On Aug 28, 2010
Dafur i si nini?
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 11:58pm On Aug 28, 2010
agaba otu isi e-claim okenye na ezigbo mmadu na threadia na atom amu.rubii,anya na ibe ya oh,nwanyi oma.a mam na udo di?
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 12:38am On Aug 29, 2010
A na buzi m obere nwa?
Abukwa m ezigbo mmadu. O na I marozi m?
Re: Igbos come show your proverbs skills by throttler(f): 9:46pm On Aug 29, 2010
ify nwannem biko gbaharam ma oburu na igwaram na imuru umu ejima, but i loff ejima sooo much that i couldnt have forgotten o undecided, mba not at all. aturu bu ajo anu grin

youngiesyyyyyy grin, i choro iwu PA to womens leader ndi PDP? idikwa able? lekwa gi lekwa suffocation occassioned by a stampede of hips cheesy

rubi nwany oma smiley, otego.

@ topic

obu so aturu na elecha agu anya kpo ya "my friend[color=#990000][/color]

its only a sheep that looks at a tiger and calls him "my friend"

nwatakiri choro ikpari nna ya, o kpo ya "agu", okpo go ya anu ohia.

when a child wants to insut his father cunningly, he calls him tiger( animal).
Re: Igbos come show your proverbs skills by AndreUweh(m): 10:18pm On Aug 29, 2010
Agadi nwanyi na akwado ka osi eri une, une na akwado ka osi asa adadi nwanyi afo.
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 12:26pm On Aug 30, 2010
throttler:

ify nwannem biko gbaharam ma oburu na igwaram na imuru umu ejima, but i loff ejima sooo much that i couldnt have forgotten o undecided, mba not at all. aturu bu ajo anu grin

youngiesyyyyyy grin, i choro iwu PA to womens leader ndi PDP? idikwa able? lekwa gi lekwa suffocation occassioned by a stampede of hips cheesy

rubi nwany oma smiley, otego.

@ topic

obu so aturu na elecha agu anya kpo ya "my friend[/color]

its only a sheep that looks at a tiger and calls him "my friend"

nwatakiri choro ikpari nna ya, o kpo ya "agu", okpo go ya anu ohia.

when a child wants to insut his father cunningly, he calls him tiger( animal).

[color=#990000]Egwu anaghi atu afo, o ma buru uzo
The Stomach is not afraid, hence it is always on the lead
Re: Igbos come show your proverbs skills by throttler(f): 9:47pm On Aug 30, 2010
afo di egwu cheesy
Re: Igbos come show your proverbs skills by preselect(m): 11:31pm On Aug 30, 2010
Youngies onye afo nri grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 11:51pm On Aug 30, 2010
Okorobia amu mkpumkpu anaghi asa aru mgbe ibe ya na-asa lipsrsealed
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 12:17am On Aug 31, 2010
Okwa onye na-enyo isi ya a na-puta
Re: Igbos come show your proverbs skills by Kashif(m): 10:36am On Aug 31, 2010
Hmmmmm, Ify, I hula na adighi ekpuchi afo ime aka. grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 2:51pm On Aug 31, 2010
pres-elect:

Youngies onye afo nri grin
Dafur onye nkwu! cheesy

(1) (2) (3) ... (85) (86) (87) (88) (89) (90) (91) ... (101) (Reply)

African Weddings From All Over! / Keggites Members : Introduce Yourself & Ilya / Yoruba Idioms: Owe Yoruba, Itunmo Re Ati Lilo Re

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 44
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.