Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,202,056 members, 7,980,762 topics. Date: Monday, 21 October 2024 at 01:35 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbos come show your proverbs skills (287908 Views)
Nigeria Pidgin Proverbs & Their Meanings / Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) / Yorubás come show your proverbs skills (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (36) (37) (38) (39) (40) (41) (42) ... (101) (Reply) (Go Down)
Re: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 11:16am On Apr 25, 2008 |
Kashif: Kashif na Echelon, ajuju na osisa unu a di ka nke Nkakwu na agbisi (the Shrew and the ant). Ha na abuo bu ezi enyi. Otu ubochi, Nkakwu acho iji Agbisi eme ihe egwuru egwu. Nkakwu: "Agbisi enyim, ibu okenye ka ibu nwata?" (Are you an adult or a child?) Agbisi: "Abum okenye." Kedu ihe mere iji na aju?" (An adult of course! Why did you ask?) Nkakwu: "Oburu na ibu okenye we ha obere otua, kedu otu umu unu na ha?" (If as an adult, you are as small as this, of what size then are babies in your domain?) UBOSI OZO (ANOTHER DAY) Agbisi: "Nkakwu, emere ajuju nchoro iju gi." (I want to ask you a question.) Nkakwu: "Juo m!" (Go ahead and ask!) Agbisi: "Obu onye di ndu, ka ibu onye nwuru anwu?" (Are you dead or alive?) Nkakwu: "Adim ndu." Kedu ihe mere ijiri juo?" (I am alive, why did you ask?) Agbisi: "Ya buru na ndi di ndu na esi isi otua na obodo unu, agaghi na eku ume, ma oburu na otu na ime unu nwuo. (If the living beings smell so badly in your kingdom, I wonder if people would breath, should one of you smelly things die there.) [/color][color=#990000] kashif (Di ka Chief) and Echelon (Ekele-onu), biri kwe nu! |
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 11:54am On Apr 25, 2008 |
Kashif: The name sounds "Hausa". So I was thinking you have some links there. But come to think of it, something must have made u choose the name, even if it's a nickname? For example, echelon was my nickname in school, which friends started calling me after our year 2 maths that dealt with "matrices". For Mortiple: . Nke ahu gbasara gi ebe ahu. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by Kashif(m): 2:18pm On Apr 25, 2008 |
@Mortiple, I choro I kwu na mu na Echelon gbare onye lawa, onye lawa? Aka m adighi ya sam sam. Echelon bu dimkpa biko. Onye na-amaghi onye kariri ya bu onye iberibe Echelon, okpu m di n'ala o! Echelon, Enweghi m mpaka obula n'Hausa chaa chaa; A madighi m ihe obula gbasara ebe ahu. I have seen where you were blowing Hausa language and was Kadam kadam About the screen name, just random sampling. I think it might have a link with the middle east rather. Not a terrorist o Cheers pals. @topic Onye a na-eduga mposi na-ebu uzo He who is being accompanied to the toilet leads the way |
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 3:42pm On Apr 25, 2008 |
Umu ibe, o di m ka anyi e treat bugo this "iro anya" issue na page 28 of this thread. Ihe di mma na anya gbara ndu There is a covenant between the eyes and what is pleseant |
Re: Igbos come show your proverbs skills by Nobody: 4:16pm On Apr 25, 2008 |
UKWU NA GA WARAWARA,YE'CHEFUKWANA NA ANYA NA GA KWA WARAWARA NA FU KWA YA LEG WEY SABI WAKA TOO MUCH,MAKE E NO FORGET SAY EYE WEY SABI WAKA DEY SEE AM |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 4:32pm On Apr 25, 2008 |
cheei Mortiple na akuko.is this another Mike ejeagha na etiti anyi? Jisie Ike nwanne. Jenny ndeewo. Yougies,Echelon na Kashiff,ekele m. @topic,ede na e ruru onye na e weghi eze(e chere m na o kara aburu ube and not ede ) the cocoyam always gets done/ripe for the toothless ones Nkita si na ndi nwere ike a maghi ano odu. the dog said that those with nyash no sabi siddon |
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 5:02pm On Apr 25, 2008 |
Kashif:E mere m NYSC na Minna. Besides, O di m ka o nwere nwanne m nwoke choro ilu onye fulani . - Ka m na-asunu obere ka m we mara mgbe e ji choo ile anyi ma anyi gaba ihu onu nwanyi. ifyalways: "ruru" as used here means "does well" as in grows big tubers/seeds and not "gets soft" which applies to ube (pear) @topic Oji anaghi aga ije ihere The kolanut does not embark on a shameful journey Okwu di mma, nze ataa oji, okwu adighi mma, nze ataa oji Regardless of whether the issue is good or bad, the elders must eat kolanut Ejighi ihere ata oji nsi You should not, because of shame, eat a poisoned kolanut anyi abanyeela domain by domain for Oji |
Re: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 5:29pm On Apr 25, 2008 |
Ifyalways, Mike Ejeagha indeed! Youngies, Kashif, Echelon, Jenny, ma mma nu! Umu nwanyi Igbo (umu-agboo na ndi iyom) na Nairaland, Biko, unu ewela iwe maka Ilu ndia nchoro ituru unu. Apology in advance. Ndigbo si na, nwanyi na enweghi nwa, ahuru ya na ada ala-fuu! The farting of a barren woman has a peculiar sound: to hell with the universe! Ndigbo si na, Mgbe oso suru ka nwanyi ike ukwu na ama na ihe Chi ya nyere ya bu ibu aru. It is during the time of anarchy that a woman with big booty realises that her god has given her a great responsibility. Ndigbo si na, Ogori (Nwanyi) kaba nka, odi ka eji ego we luo ya. When age begins to catch up with a married woman, it would seem as if dowry/bride price was not paid on her. Ndigbo si kwa na, nwa-agboghobia ga fe na onye muruya, ya eruo na onye luru ya! Onye si nani ya biri, ya chetakwa ngbe nka ya. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 5:44pm On Apr 25, 2008 |
Echelon dalu. Mortiple ilu ndia kpukwa oku na onu.o nweghi onye ga ata gi uta,Okwu ka i kwuru ! @Topic,okwu e kpebiri na awaghi oji,echi a ga ekwughari ya. if you conclude a talk/issue with out breaking the kolanut,d next day,the same talk wud be repeated. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 5:53pm On Apr 25, 2008 |
Oso abubeghi oso bu oso nwanyi na-agba achido ala ya aka It's that the race is not yet serious that a woman is running and cupping her breasts with her hands |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 5:59pm On Apr 25, 2008 |
lmao Echelon,heheeeeeee nke gi a dikwa egwu.Mortiple tinyere obere "rikom" na nke ya,nke gi a di without "kpom na elu ma obu rikom" lol o nwere ihe umu nwanyi mere unu abuo tata? @Topic,ebe nwata na ebe akwa na atu aka,nne ya anoghi ebe ahu,nna ya anoro ya. where a crying child is pointing at,if the mum is not there,the dad is there. Echelon na Mortiple,unu were eze unu guo ire unu onu ole ihe umu agbogho mere unu recently?ude akwa unu abuo yitere |
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 6:08pm On Apr 25, 2008 |
Ify, rikom na kpom niile Mortiple tinyere, a na m eche na o kpuchitere mu na ya? Okwa asi na ede ruelu nwanyi nne, o chezoo ndi sooro ya wee kuo? It's said that when a woman's cocoyams do well, she forgets those that cultivated with her Onweghi ihe umu nwanyi mere m. O domain by domain ka na-aga |
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 11:23am On Apr 28, 2008 |
Ngwanu, since echelon na mortiple siri ka anyi tuba ilu umu nwanyi, ka m tunye kwa nke m: Asi na ejighi amu enyi ashawo egwu You can't scare a prostitute with a huge dickson sorry Ify, this one seem not to contain neither "rikom" nor "kpom" |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 4:32pm On Apr 28, 2008 |
Ochi front na back.lol O gini na eme?d worst part is that amaghim ilu m ka eji zaghachi unu. @Topic,otu onye a naghi emeri oha an individual cannot stand a crowd agadi nwanyi si na nwoke na achi ya ochi na ara ya a dala chetakwa na mkpuru amu ga emecha lakpuo na afo. Echelon,Mortiple na Youngies,unu a kabeghi ihe meganu |
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 5:18pm On Apr 29, 2008 |
O zuwa ezighi ibe na-azu ihe ahia juru A person that doesn't consult people before purchasing buys what the market has abandoned Nkita jepuru ejepu na-eri nsi mmanu turu A well-travelled dog eats well-oiled feaces Onye onya tara, O mata na ijiji nwere eze Whosoever gets a wound will know that flies have teeth |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 5:44pm On Apr 29, 2008 |
Echelon dalu. Mgbe onye jiri tete ura bu ututu ya. whenever one wakes up becomes his morning Chukwu a gaghi ekwe ka anyi tete ura mgbe ibe anyi na anaba ura. Nwa nnunnu bere na ngige,ngige a na egwuru nwa nnunnu egwu. when a bird perches on a tree,the tree plays with the bird |
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 6:00pm On Apr 29, 2008 |
ifyalways: Let me get you right. You meant: Nwa nnunu bere na ngige no n'egwu, ngige na onye ya nokwa n'egwu As the bird that perched on the rope/line is dancing, the rope itself is dancing This proverb was used in the media to describe the Chris Uba/ Chris Ngige Saga in Anambra State. Chris Uba was the "Nwa nnunu" while Chris Ngige, of course, was the "Ngige" |
Re: Igbos come show your proverbs skills by Kashif(m): 10:34am On Apr 30, 2008 |
echelon: True talk. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 3:06pm On Apr 30, 2008 |
Echelon dalu.E tinyeghim nti n'ala ofuma mgbe ndi Okenye na ekwu okwu.e kwufele m onu,fiakwa ! one amaghi,ibe ezi ya.when one is ignorant,his kinsmen enlightens/educates him Eriri ma ngwugwu,ngwugwu ma onye kere ya the rope knows the package,the package knows who packaged it. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by Kashif(m): 11:07am On May 02, 2008 |
Onye bu igu ka ewu na-eso The person with palm leaves is same the goat follows Ihe anu na-eri ka-e ji amata anu What a game/prey eats is used as a bait to catch it. Uno adighi ada hapu uko A house does not collapse without its roof |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 11:28am On May 05, 2008 |
Ole ihe na eme nu?truly oku di over,nsogbu adighi. @Topic,ndi m na azo ndu,ndi na azom ndu ilua e kweghim nghota ma o bu nkowa,unu nyere m aka. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 2:30pm On May 05, 2008 |
Ify, Onwe ji ego kwa nna na o bughi di okpara gburu ya! He who has money should perform the burial rites for the dad as the dad was not killed by the first son! |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 12:42pm On May 06, 2008 |
Echelon,heheeee o dikwa egwu.okwu ka i kwuru. @Topic,onye na achu nkita na nsi,o choro i ri nsi he whos chasing the dog from eating shyte wud he eat the shyte? Ala a dighi nma bu uru ndi nze nke a bunu ilu ka o bu akpalaokwu? Kashiff,Youngies,Mortiple na ndi ozo. . . .iyi a gaghi eri anyi |
Re: Igbos come show your proverbs skills by Kashif(m): 1:38pm On May 06, 2008 |
Ify nne, eriri adighi okuko mma n'olu chaa chaa. Mgbe obula m biara n'ala a, o dika obuzi soso ngalaba odinala ka m n'ebu uzo abia. Ka m bia hu otu ndi nke m si eme. Ka anyi nile gbalisie ike ka oku a gunyere nwata n'aka ghara inyunahu ya. Anyusia nsi ma atukwubaghi ya onu, o buru otoro If after defeacating and the feaces does no have a dome then there is diarrhoea (this spelling na wa o ) |
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 12:55pm On May 07, 2008 |
Mmu nwe juo si, dibia na agwo otolo, odebere ike ya ebe ole The herberlist that is reputed to be curing diarrhoea, where did he keep his anus? |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 2:07pm On May 07, 2008 |
lmcao. o bala na nsi na otele? domain by domain indeed. @Topic,okirikiri ka a na agba ukwu ose,a naghi ari ya elu. you dont go climbing to pick/pluck peppers,you go round it Onye e jidere na ukwu ose bu onye oshi ose. i cant translate this. . .he whos caught red handed at the pepper farm is the real thief |
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 2:50pm On May 07, 2008 |
ifyalways: Whoever that is caught by the pepper tree is a pepper thief |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 3:37pm On May 10, 2008 |
ole ebe ndi okenye no nga a gara oooooh @topic,anu gbala taa,echi bu nta. if the game escapes today,tomorrow is yet another day. onye ahuho/awuwo nwuo,onye ahuho/awuwo elie ya. cunny man die,cunny man go bury am happy weekend all |
Re: Igbos come show your proverbs skills by Nobody: 6:40pm On May 10, 2008 |
o'ne wete mu,na ama mu atu'ilu, amakwamu asuigbo ofuma ,ma na i tu ilu ne nye mu nsogbhu |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 3:39pm On May 12, 2008 |
@Jenny ndo.o dibeghi late,you can still pick up from threadia a n'ihi na "mgbe onye ji teta bu ututu ya" when one wakes becomes his/her morning @Topic,onye kpatara nku ahuhu si ngwere biara ya oru. he who gathers the ant infested firewood is inviting the lizards Ole maka Youngies na Echelon? |
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 4:31pm On May 12, 2008 |
Ify girl, biko iwe gi adina oku. N'ihi na mgbe adigh anyi anya gi amara why Ihe nwoke na nwunye ya zoga, ga aputa ihe na onwa iteolu The secret between a man and his wife is always revealed at the ninth month. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 4:43pm On May 12, 2008 |
Aburu na eri ekpe adighi agwo onye oria A people (clan) that take pleasure in sharing the estate of their dead relative do not take any sick one among them to a healer. |
(1) (2) (3) ... (36) (37) (38) (39) (40) (41) (42) ... (101) (Reply)
African Weddings From All Over! / Animals Names In Yoruba And Their English Meaning / Keggites Members : Introduce Yourself & Ilya
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 52 |