Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,175,015 members, 7,893,780 topics. Date: Thursday, 18 July 2024 at 04:01 PM

Igbos come show your proverbs skills - Culture (41) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbos come show your proverbs skills (282698 Views)

Nigeria Pidgin Proverbs & Their Meanings / Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) / Yorubás come show your proverbs skills (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (38) (39) (40) (41) (42) (43) (44) ... (101) (Reply) (Go Down)

Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 2:15pm On May 23, 2008
Kashif:

Fake ahapula ala a. O gwara onye nhazi ka O hichapu aha ya ebe a nihi oke mkpari nwa okorobia ahu na-akpari ndi mmadu. Fake nozi n'ala ohuu nke ozo (Ify, I ma ebe m na-ekwu maka ya). O buzi onye ahia stok.

Dalu.a mam ihe na ekwu.infact a hulam ya kemgbe. grin ndeewo. onye nke gi achokwala gi ooooh.iseeeeeeeeeeeee tongue

@Topic,e jighi anya oma ata aki na ututu. embarassed
if everything is alrite,one dont go about eating palm kernel in the morning
I nara onye ekpenta aka,mmaku a guwa ya.
once you shake a leper,he wud want an embrace.

Echelon na Mortiple ole nke meganu?
@all,ya gazie
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 4:10pm On May 23, 2008
ifyalways:

@Topic,e jighi anya oma ata aki na ututu. embarassed
if everything is alrite,one don't go about eating palm kernel in the morning

LOL

Similar one:

E jighi anya oma aba uka ekpere
You don't become a white garment church member if everything is alright

grin

Igbo Kwenu!!!
Re: Igbos come show your proverbs skills by Uche2nna(m): 4:11pm On May 23, 2008
Onye rele enwe goro nkita, ihe ntukwu ka no na beya lipsrsealed
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 4:12pm On May 23, 2008
You can also say:

Ejighi anya oma aba uka mmu nso
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 4:16pm On May 23, 2008
heheheeee,o wuzi zjighi anya oma na ewuzi now? cheesy
lol, ejighi anya oma ata ike okuko.lol

@Topic,abusi gba otele,o muru ako
once bitten twice shy
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 4:31pm On May 23, 2008
Uche2nna:


Onye rele enwe goro nkita, ihe ntukwu ka no na beya lipsrsealed

No need to seal your lips; you said the truth. pls translate though

ifyalways:

lol, ejighi anya oma ata ike okuko.lol

I beg to disagree on this one. E ji anya oma ata ike okuko maka na ike okuko bu anu ndi okenye!  tongue
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 4:58pm On May 23, 2008
echelon:



I beg to disagree on this one. E ji anya oma ata ike okuko maka na ike okuko bu anu ndi okenye! tongue
you dont say shocked e chekwam na o bu eke okuko(gizzard) lol

@Topic,e zuko ka aha eri udele,a totuo ngiga.when the vulture eaters are all assembled,the package is unwrapped
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 5:03pm On May 23, 2008
Ee, eke na ike okuko bu anu ndi nze. Jukwaa ese smiley

i prefer the wings and laps though  grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by Uche2nna(m): 5:08pm On May 23, 2008
Ire oma ka ejula ji aga na ogwu

Transliteration----  A snail uses its good **slimy** tongue to walk on thorns. Meaning---- your goodwill helps You navigate through tough times .

1 Like

Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 5:17pm On May 23, 2008
echelon:

Ee, eke na ike okuko bu anu ndi nze. Jukwaa ese smiley

i prefer the wings and laps though grin
hehehhee ,then i wud want to live in the house with you.i riewe all d wings while i deal with the ekes cheesy
@Uchenna
Uche2nna:

Ire oma ka ejula ji aga na ogwu

Transliteration---- A snail uses its good **slimy** tongue to walk on thorns. Meaning---- your goodwill helps You navigate through tough times .
someone just tuala dis ilu na pageia.tuo fresh one biko. cheesy

@Topic,mgbe nwanyi muzuru umu iri na abuo,o dighi ihe mere na abali,o na agaghi ama maka ya.
when a woman begats a dozen children,theres nothing that happens at night that she wont be aware of
Ehi/efi na eweghi odu,chi ya na achuru ya ijiji.
the cow without a tail,its gods drives away flies for him
Re: Igbos come show your proverbs skills by Uche2nna(m): 5:38pm On May 23, 2008
Agadi nwanyi anaghi a'kanka na egwu oma agba (i hope this is a fresh one undecided)

An old woman is not really old when it comes to the dance steps she has learnt. Meaning : U are never too old in ur field of expertise
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 5:41pm On May 23, 2008
Aka di ya cheesy nkea di fresher than air freshner tongue

@Topic,ikwu amaghi,ibe ezi ya.
when one is ignorant,the kinsmen educates him
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 6:47pm On May 23, 2008
ifyalways:

hehehhee ,then i would want to live in the house with you.i riewe all d wings while i deal with the ekes cheesy
Taa nwanyi! Nwata nwanyi a ekwuwaa onu!!! Ekwekwala ka ndi okenye nu ihe a I kwuru. I ribe eke okuko, onye ga-erizi ukwu ya? Nakwa echeki. A na m eri eke na aka na mpata ukwu okuko.
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 6:57pm On May 23, 2008
echelon:

Taa nwanyi! Nwata nwanyi a ekwuwaa onu!!! Ekwekwala ka ndi okenye nu ihe a I kwuru. I ribe eke okuko, onye ga-erizi ukwu ya? Nakwa echeki. A na m eri eke na aka na mpata ukwu okuko.
lol
o kwa gi si now na i likeri ukwu na nku ya.i nuru rum mgbe i kwuru ya. cheesy
ndi okenye gbakwa oku sef.onye ziri ha ozi sef.
on a serious note,ihe bukwa mmegbu sad umuaka na etolite etolite bu ihe kwesiri iri eke okuko,nne na nna a rie isi na ukwu ya cheesy mgbe o bula m nuru di,umu m ga na eri eke okuko,munwa erie apata ukwu ya,dim e rie aka na nku ya.

@Echelon na onye o bula,hapi weekend.
@Topic,kama eke okuko ga ebute esemokwu na ezinaulo,ndi agbataobi ata ya. cheesy
instead of the chicken gizzard to bring a misunderstanding in the family,let the neighbours eat it. cheesy
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 8:14pm On May 23, 2008
echelon:

Taa nwanyi! Nwata nwanyi a ekwuwaa onu!!! Ekwekwala ka ndi okenye nu ihe a I kwuru. I ribe eke okuko, onye ga-erizi ukwu(waist) ya? Nakwa echeki. A na m eri eke na aka na mpata ukwu(laps) okuko.

Lee anya na okwu na-eji oji na ihe m dere na akara ngwu ka i wee ghota ihe m na-ekwu  wink

ifyalways:

mgbe o bula m nuru di,umu m ga na eri eke okuko,munwa erie apata ukwu ya,dim e rie aka na nku ya.

Echekwa m na i luola di? O bunadi nke nairalandi
lipsrsealed
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 3:30am On May 25, 2008
lmao. Ok kwa.ugbua ka m hotara ihe i na ekwu cheesy ukwu (legs) na ukwu (laps) lol

Olekwa nke bu di NL onwere onye i choro inyem? heeehheheheeeee Echelon i na achom uka na onu cheesy

@Topic,emere elu emere ala,mmiri doro nwa eju doro nwa nkita
unu nyere m aka oooh,i cant tapiala ilu a.

O nwere onye ma o bu ndi nne no na threadia? happy uka nne kiss ndi nne mama,umu agbogho mama kiss
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 9:16am On May 25, 2008
ifyalways:

lmao. Ok kwa.ugbua ka m hotara ihe i na ekwu cheesy ukwu (legs) na ukwu (laps) lol

Olekwa nke bu di Nairaland onwere onye i choro inyem? heeehheheheeeee Echelon i na achom uka na onu cheesy

Okwa I gwara m na o bu gi na faketan? Ka I chezoola?  grin wink

ifyalways:

@Topic,emere elu emere ala,mmiri doro nwa n'eju doro nwa nkita
unu nyere m aka oooh,i can't tapiala ilu a.

Water in the broken earthen pot is there for the doglook carefully at the quote above

E be like say u no dey sleep shocked lipsrsealed 3:30am! abi no be gmt+1?

@topic

Ogazi amaka, mana ejiro ya ago mmuo
The peacock is a beautiful bird, but is not used for sacrifice

Agbalu aka na-azo ana, onye ji ji a na-akonye
Means: Fighting a battle without the resources to consolidate the outcome is a battle in vain

E mee ngwa-ngwa, e meghalu odachi
Means: A stitch in time saves nine
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 11:34am On May 25, 2008
Just heard this:

Onye na-adu onye ori ji odu, ya dukwaa ji na-agbawa ana odu
He who admonishes the yam thief should also admonish the yam that protrudes above ground

Means: People commit crimes if the society tolerates or encourage crimes
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 1:08pm On May 25, 2008
echelon:

Okwa I gwara m na o bu gi na faketan? Ka I chezoola? ;

lol.M gwara gi hoha ka o bu na m gwara with rikom? cheesy afo gara aga ka o bu na afo a?egwu eji ugbu a bu awuruoku 2008 ! cheesy Fake kiss

echelon:

Okwa I gwara m na o bu gi na faketan? Ka I chezoola? grin wink

Water in the broken earthen pot is there for the doglook carefully at the quote above

E be like say u no dey sleep shocked lipsrsealed 3:30am! abi no be gmt+1?




e hirim ura na oge na abali gara aga ya mere m jiri were teta na oge. cherekwa ole ihe m dere sef? embarassed ura dim na anya.dalu for the correction and translankowa.
@Topic,nwoke nusia ogu,nwanyi e nwelu akuko cheesy
men fight the battle,women tell the stories
nwata tuo ilu nna ya turu,ya kwukwa ugwo nna ya ji. tongue
when a kid says the same proverb that the father said,he should be ready to pay any debt his father owes too
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 1:36pm On May 26, 2008
Nna m si na: aku na etigbu okwu cool
Your wealth always defeats your problems

Hope I got the translation correct
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 4:42pm On May 26, 2008
Nwata huwa anya,o kwuwa onu.
when a child sees what hes not suppossed to see,he wud say what hes not suppossed to say
Re: Igbos come show your proverbs skills by presido1: 5:14pm On May 26, 2008
onye nkpunkpu dara ada si owuru le ya wuru ala.

Asi na ala nku ihu gbaa jaaaaaa.
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 5:45pm On May 26, 2008
presido1:

onye nkpunkpu dara ada si owuru le ya wuru ala.

Asi na ala nku ihu gbaa jaaaaaa.


m si na m hotara even quarter of ilu gi ndia a bum onye asi. angry angry angry
ole ihe mere dat u cant stick to the rules?nti gi awu for fancy?buko,ituo ilu,try to translate angry angry angry angry
@Topic na Pres,Kama i ga akwo mmadu na azu,ukwu ya a na akpu na ala,biko hapu onye ahu,o jiri ukwu ya gawa. angry
Rather then backing someone and yet his legs wud be on the ground,leave the person to walk angry
Re: Igbos come show your proverbs skills by presido1: 6:22pm On May 26, 2008
ifyalways:

m si na m hotara even quarter of ilu gi ndia a bum onye asi. angry angry angry
ole ihe mere that u can't stick to the rules?nti gi awu for fancy?buko,ituo ilu,try to translate angry angry angry angry
@Topic na Pres,Kama i ga akwo mmadu na azu,ukwu ya a na akpu na ala,biko hapu onye ahu,o jiri ukwu ya gawa. angry
Rather then backing someone and yet his legs would be on the ground,leave the person to walk angry
How will u understand ma ilu, for your info the thread asi m translate ihe osi m bia gosi ma ilu skills. Una translation is diff from the meaning of the ilu.
Sometimes ilu is rhetoric which makes it difficult to translatate word to word.
For instance

Uda aki ilu na onu awughi uto ya
Asi na onye na amaghi ncha agba gbara nchara ya kpo ya nchaaaa

pls translate these two lemme see. Just try
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 6:39pm On May 26, 2008
A maghim ihe m ga agwa gi now.Translate not kowachiate(meaning) sad
presido1:


Uda aki ilu na onu awughi uto ya
Asi na onye na amaghi ncha agba gbara nchara ya kpo ya nchaaaa

please translate these two let me see. Just try

uda aki ilu na onu awughi uto ya
the sound of bitter kola in the mouth is not its taste
nke abuo dikwa egwu. i wont even watse my oge trying to translate it. angry angry angry
Pres took kiaful
Re: Igbos come show your proverbs skills by presido1: 6:46pm On May 26, 2008
ifyalways:

A maghim ihe m ga agwa gi now.Translate not kowachiate(meaning) sad uda aki ilu na onu awughi uto ya
the sound of bitter kola in the mouth is not its taste
But this is not the meaning, u just wrote it in english which at the same time makes no meaning to anybody that can't understand the igbo version.
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 7:00pm On May 26, 2008
oooh lawyer ikpe ama.i rest my case.am not putting on uwe m ji ako onu tata so i wud let you gafee today. sad
@Pres,i gaghi aku nwata ihe narakwa ya akwa
you cant beat a child and still stop him from crying
@Topic,ihe di na be oke di na be nkapi
what is inthe rats hole is in the crickects hole too. undecided
Re: Igbos come show your proverbs skills by presido1: 7:05pm On May 26, 2008
Mkpiri mba bu ita na ata ha maka ezi unkwu adighi amu abuo abuo


Anya kporo akpo lara onye nwe ya nu na ahu.
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 7:16pm On May 26, 2008
presido1:

Mkpiri mba bu ita na ata ha maka ezi unkwu adighi amu abuo abuo


Anya kporo akpo lara onye nwe ya nu na ahu.
e nwere thread okwu ntabi ire,just go there or better still create a thread for outdated okwu/ilu igbo dat takes the intervention of town criers,great grannies and even eze himself to translate. angry angry angry
@Topic,onye zakoo,ya kpoo.
he who sweeps should also pack the dirts
Re: Igbos come show your proverbs skills by presido1: 7:31pm On May 26, 2008
Ify onwere odika ilu iga atu people asi yes onye a toro na etiti ndi nze.
Obu that kind of ilu ka m na enye gi, i hope na ina amuta ka isi amusiri gi. grin grin grin

Oga nga dibie adighi anwu osisiso kama ego adighi afo ya na akpa.

Igbo nile na asu na olu na olu mana ha kwaa ukwara ya aburu ofu.
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 7:45pm On May 26, 2008
Pres biko a murum na 1990 cheesy tuorom ilu according to my age tongue
@Pres,elewe okwu,elewe agba/onu o si puta
when you look at a word,you wud at same time look at the mouth that said it
@Topic,nwatakiri gbere e gbere tam aru,m ga egbere egbere tagwara ya.
if a child comes crawling and bite me i wud also crawl back and bite him

oke aha ana etu nwa dibia mgba afa na atokari ya karia ego o na agbata na afa
the praises showered on a seer/native doctor is highly appreciated than the money paid to him
Re: Igbos come show your proverbs skills by presido1: 7:48pm On May 26, 2008
ifyalways:

Pres biko a murum na 1990 cheesy tuorom ilu according to my age tongue
don't be suprise na otoro my elder brother undecided undecided undecided
ok i'choro ilu ndi ajibota?

(1) (2) (3) ... (38) (39) (40) (41) (42) (43) (44) ... (101) (Reply)

African Weddings From All Over! / Keggites Members : Introduce Yourself & Ilya / Yoruba Idioms: Owe Yoruba, Itunmo Re Ati Lilo Re

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 65
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.